Zechariah 11 (BOICB)
1 Meghee ọnụ ụzọ gị niile, gị Lebanọn.Ka ọkụ repịa osisi sida gị niile. 2 Kwasie akwa ike, gị osisi junipa, nʼihi na osisi sida adaala,nʼihi na e mebiela osisi ukwu ndị niile ahụ mabigara mma oke.Kwasienụ akwa ike, unu osisi ook nke Bashan,nʼihi na e gbudachala oke ọhịa ahụ! 3 Gee ntị nʼụzụ akwa nke ndị ọzụzụ atụrụ,e mebiela ebe ịta nri mara mma nke anụ ụlọ ha.Gee ntị ka unu nụrụ olu mbigbọ nke ụmụ ọdụm,nʼihi na e bibiela oke ọhịa nke Jọdan. 4 Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ Chineke m kwuru, “Zụọnụ igwe ewu na atụrụ ndị a ga-egbu egbu nri. 5 Ndị na-azụrụ ha na-egbu ha ma ọ dịghị ahụhụ na-abịakwasị ha. Ndị na-erekwa ha na-asị, ‘Toonu ONYENWE ANYỊ, nʼihi na abụ m ọgaranya.’ Ndị ọzụzụ ha adịghị enwe ọmịiko nʼahụ ha. 6 Nʼihi na mụ onwe m agakwaghị egosi ndị ala a obi ebere.” Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri. “Aga m ewere onye ọbụla nʼime ha nyefee nʼaka onye agbataobi ya, na nʼaka eze ha. Ha ga-ebibi ala a kpamkpam, ma mụ onwe m agaghị anapụta onye ọbụla site nʼaka ha.” 7 Nʼihi ya, azụrụ m igwe ewu na atụrụ ndị ahụ a ga-egbu egbu, nke ka nke, ndị ahụ a na-emegbu emegbu. Eweere m mkpanaka abụọ, kpọọ otu nʼime ha Amara, kpọọ nke ọzọ Ịdị nʼotu. Azụkwara m igwe atụrụ ndị ahụ. 8 Nʼime otu ọnwa, ewezugara m ndị ọzụzụ atụrụ atọ.Igwe ewu na atụrụ ndị ahụ kpọkwazịrị m asị, enwezighị m ike nweere ha ndidi. 9 Nʼihi ya, ekwuru m si, “Agaghị m abụkwa onye ọzụzụ atụrụ unu ọzọ. Nke ọbụla na-anwụ, ya nwụọ, ọzọ, nke na-ala nʼiyi, ya laa nʼiyi. Ka ndị fọdụrụ rie anụ ahụ ibe ha.” 10 Mgbe ahụ, eweere m mkpanaka m, nke a kpọrọ Amara gbajie ya abụọ, igosi na emebiela m ọgbụgba ndụ nke mụ na ndị mmadụ gbara. 11 Nʼụbọchị ahụ ka e mere ka ọgbụgba ndụ ahụ gharakwa ịdị. Mgbe ahụ, ndị ahụ a na-akpagbu nʼetiti igwe ewu na atụrụ ahụ, bụ ndị na-ele m anya matara na ọ bụ okwu ONYENWE ANYỊ. 12 Mgbe ahụ, agwara m ha, “Ọ bụrụ na ọ masịrị unu, unu kwụọ m ụgwọ ọrụ m, ọ bụrụkwa na ọ masịghị unu, deberenụ onwe unu ego unu.” Nʼihi nke a, ha gụpụtara mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ, jiri ya kwụọ m ụgwọ. 13 ONYENWE ANYỊ gwara m, “Tụpụrụ ya ọkpụ ite,” bụ ọnụahịa magburu onwe ya bụ nke ha rụrụ nʼisi m. Ya mere, eweere m iri ọlaọcha atọ ahụ tụpụrụ ya ọkpụ ite nʼụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYỊ. 14 Mgbe ahụ, agbajiri m mkpanaka m nke abụọ a na-akpọ Ịdị nʼotu, izipụta na njikọta maọbụ ịdị nʼotu dị nʼetiti Juda na Izrel adịghịkwa. 15 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ gwara m, “Chịrịkwa ngwa ọrụ nke onye ọzụzụ atụrụ nzuzu ahụ, 16 nʼihi na ana m aga ịkpọlite otu onye ọzụzụ atụrụ nke na-agaghị elekọta ụmụ atụrụ furu efu, maọbụ chọọ ndị na-etolite, maọbụ gwọọ ndị merụrụ ahụ, maọbụ nye ndị ahụ dị ike nri. Kama ọ ga-eri anụ atụrụ ndị ahụ ahụ ha dị mma, nyakapụkwa ụkwụ ha niile. 17 “Ahụhụ dịrị onye ọzụzụ atụrụ ahụ na-abaghị uru,nke na-adịghị elezi igwe ewu na atụrụ ya anya.Ka mma agha gbupụ ya otu aka, ghụpụkwa ya anya aka nri ya.Ka ogwe aka ya kpọnwụọkwa kpamkpam.Otu a, anya aka nri ya ga-akpọkwa.”
In Other Versions
Zechariah 11 in the ANGEFD
Zechariah 11 in the ANTPNG2D
Zechariah 11 in the AS21
Zechariah 11 in the BAGH
Zechariah 11 in the BBPNG
Zechariah 11 in the BBT1E
Zechariah 11 in the BDS
Zechariah 11 in the BEV
Zechariah 11 in the BHAD
Zechariah 11 in the BIB
Zechariah 11 in the BLPT
Zechariah 11 in the BNT
Zechariah 11 in the BNTABOOT
Zechariah 11 in the BNTLV
Zechariah 11 in the BOATCB
Zechariah 11 in the BOATCB2
Zechariah 11 in the BOBCV
Zechariah 11 in the BOCNT
Zechariah 11 in the BOECS
Zechariah 11 in the BOGWICC
Zechariah 11 in the BOHCB
Zechariah 11 in the BOHCV
Zechariah 11 in the BOHLNT
Zechariah 11 in the BOHNTLTAL
Zechariah 11 in the BOILNTAP
Zechariah 11 in the BOITCV
Zechariah 11 in the BOKCV
Zechariah 11 in the BOKCV2
Zechariah 11 in the BOKHWOG
Zechariah 11 in the BOKSSV
Zechariah 11 in the BOLCB
Zechariah 11 in the BOLCB2
Zechariah 11 in the BOMCV
Zechariah 11 in the BONAV
Zechariah 11 in the BONCB
Zechariah 11 in the BONLT
Zechariah 11 in the BONUT2
Zechariah 11 in the BOPLNT
Zechariah 11 in the BOSCB
Zechariah 11 in the BOSNC
Zechariah 11 in the BOTLNT
Zechariah 11 in the BOVCB
Zechariah 11 in the BOYCB
Zechariah 11 in the BPBB
Zechariah 11 in the BPH
Zechariah 11 in the BSB
Zechariah 11 in the CCB
Zechariah 11 in the CUV
Zechariah 11 in the CUVS
Zechariah 11 in the DBT
Zechariah 11 in the DGDNT
Zechariah 11 in the DHNT
Zechariah 11 in the DNT
Zechariah 11 in the ELBE
Zechariah 11 in the EMTV
Zechariah 11 in the ESV
Zechariah 11 in the FBV
Zechariah 11 in the FEB
Zechariah 11 in the GGMNT
Zechariah 11 in the GNT
Zechariah 11 in the HARY
Zechariah 11 in the HNT
Zechariah 11 in the IRVA
Zechariah 11 in the IRVB
Zechariah 11 in the IRVG
Zechariah 11 in the IRVH
Zechariah 11 in the IRVK
Zechariah 11 in the IRVM
Zechariah 11 in the IRVM2
Zechariah 11 in the IRVO
Zechariah 11 in the IRVP
Zechariah 11 in the IRVT
Zechariah 11 in the IRVT2
Zechariah 11 in the IRVU
Zechariah 11 in the ISVN
Zechariah 11 in the JSNT
Zechariah 11 in the KAPI
Zechariah 11 in the KBT1ETNIK
Zechariah 11 in the KBV
Zechariah 11 in the KJV
Zechariah 11 in the KNFD
Zechariah 11 in the LBA
Zechariah 11 in the LBLA
Zechariah 11 in the LNT
Zechariah 11 in the LSV
Zechariah 11 in the MAAL
Zechariah 11 in the MBV
Zechariah 11 in the MBV2
Zechariah 11 in the MHNT
Zechariah 11 in the MKNFD
Zechariah 11 in the MNG
Zechariah 11 in the MNT
Zechariah 11 in the MNT2
Zechariah 11 in the MRS1T
Zechariah 11 in the NAA
Zechariah 11 in the NASB
Zechariah 11 in the NBLA
Zechariah 11 in the NBS
Zechariah 11 in the NBVTP
Zechariah 11 in the NET2
Zechariah 11 in the NIV11
Zechariah 11 in the NNT
Zechariah 11 in the NNT2
Zechariah 11 in the NNT3
Zechariah 11 in the PDDPT
Zechariah 11 in the PFNT
Zechariah 11 in the RMNT
Zechariah 11 in the SBIAS
Zechariah 11 in the SBIBS
Zechariah 11 in the SBIBS2
Zechariah 11 in the SBICS
Zechariah 11 in the SBIDS
Zechariah 11 in the SBIGS
Zechariah 11 in the SBIHS
Zechariah 11 in the SBIIS
Zechariah 11 in the SBIIS2
Zechariah 11 in the SBIIS3
Zechariah 11 in the SBIKS
Zechariah 11 in the SBIKS2
Zechariah 11 in the SBIMS
Zechariah 11 in the SBIOS
Zechariah 11 in the SBIPS
Zechariah 11 in the SBISS
Zechariah 11 in the SBITS
Zechariah 11 in the SBITS2
Zechariah 11 in the SBITS3
Zechariah 11 in the SBITS4
Zechariah 11 in the SBIUS
Zechariah 11 in the SBIVS
Zechariah 11 in the SBT
Zechariah 11 in the SBT1E
Zechariah 11 in the SCHL
Zechariah 11 in the SNT
Zechariah 11 in the SUSU
Zechariah 11 in the SUSU2
Zechariah 11 in the SYNO
Zechariah 11 in the TBIAOTANT
Zechariah 11 in the TBT1E
Zechariah 11 in the TBT1E2
Zechariah 11 in the TFTIP
Zechariah 11 in the TFTU
Zechariah 11 in the TGNTATF3T
Zechariah 11 in the THAI
Zechariah 11 in the TNFD
Zechariah 11 in the TNT
Zechariah 11 in the TNTIK
Zechariah 11 in the TNTIL
Zechariah 11 in the TNTIN
Zechariah 11 in the TNTIP
Zechariah 11 in the TNTIZ
Zechariah 11 in the TOMA
Zechariah 11 in the TTENT
Zechariah 11 in the UBG
Zechariah 11 in the UGV
Zechariah 11 in the UGV2
Zechariah 11 in the UGV3
Zechariah 11 in the VBL
Zechariah 11 in the VDCC
Zechariah 11 in the YALU
Zechariah 11 in the YAPE
Zechariah 11 in the YBVTP
Zechariah 11 in the ZBP