1 Corinthians 16 (BOICB)
1 Nʼihe niile banyere ụtụ ihe onyinye nke ndị nsọ, gbalịanụ mee dịka m nyere ndị chọọchị dị nʼakụkụ Galeshịa nʼiwu. 2 Ụbọchị ụka niile, ka onye ọbụla site nʼihe ọ kpatara nʼizu ụka ahụ wepụta ụfọdụ ihe nke ọ ga-eji nye onyinye a. Unu e cherekwala ịnakọta ihe onyinye ndị a ruo mgbe m ga-abịa. Ka a hapụ iche tutu ruo mgbe m bịara. 3 Mgbe m bịara, aga m edenye ndị ahụ kwesiri ntụkwasị obi, bụ ndị unu họpụtara akwụkwọ nkọwa, ziga ha ibugara ndị nọ na Jerusalem onyinye obiọma unu. 4 Ọ bụrụkwa na ọ dị mkpa na m ga-eso ha gaa, mụ na ha ga-esoro. 5 Aga m abịa ileta unu mgbe m gasịrị Masidonia. Nʼihi na ana m ezube isi nʼụzọ Masidonia abịa. 6 Mgbe m bịara, ọ na-adị m ka mụ na unu ga-anọ ogologo oge. Ma eleghị anya, anyị ga-anọ tutu oge oyi agwụ. Mgbe ahụ site, nʼinyeaka unu, aga m ahapụ unu gaa ebe ọzọ. 7 Nʼihi na-achọghị m ileta unu ugbu a m nọ nʼije ngafere. Kama ana m ezube ịbịa nọnyere unu nwa oge, ma ọ bụrụ na Onyenwe anyị e kwenye. 8 Ma aga m anọ nʼEfesọs tutu ruo oge Pentikọọsụ, 9 nʼihi na-emegheela ọnụ ụzọ dị ukwuu nke na-arụpụta ezi ọrụ nye m, ma ha dị ọtụtụ bụ ndị na-eguzogide m. 10 Ọ bụrụ na Timoti abịa, lezienụ anya mee ka ọ ghara inwe ihe ọ ga-atụ egwu mgbe ọ nọ nʼetiti unu, nʼihi na ọ bụ onye na-arụ ọrụ Onyenwe anyị dịka m si arụ ya. 11 Ka onye ọbụla ghara ileda ya anya. Kama, dupunụ ya nʼije ya nʼudo ka o nwe ike lọghachikwute m. Mụ na ụmụnna ndị ọzọ na-ele anya nlọta ya. 12 Arịrịọ m nwanne anyị Apọlọs ka o soro ụmụnna ndị ọzọ bịa leta unu, ma ọ bụghị uche ya ma ọlị ịbịakwute unu ugbu a. Ọ ga-abịa mgbe ọbụla ohere pụtara. 13 Na-echenụ nche mgbe niile, guzosienụ ike nʼime okwukwe unu. Dịrịnụ ka ndị tozuru dimkpa, ndị dị ike. 14 Werenụ ịhụnanya na-arụ ọrụ ọbụla unu na-arụ. 15 Ugbu a, arịọ m unu ụmụnna m, unu maara na ezinaụlọ Stefanas bụ ndị mbụ kwere ekwe nʼala Akaịa. Ha nyekwara onwe ha maka ijere ndị nsọ ozi. 16 Ana m arịọ unu ka unu na-asọpụrụ ndị dị otu a, nakwa onye ọbụla bụ onye otu anyị na onye ọrụ anyị. 17 Obi tọrọ m ụtọ nʼọbịbịa nke Stefanas na Fọtunetus na Akaikọs. Ha emelara m ihe unu gaara emere m, ma a sị na unu nọ nʼebe a. 18 Ha kwalitere mmụọ m dịka ha kwalitere nke unu. Nyenụ ndị dị otu a nsọpụrụ. 19 Ụlọ chọọchị niile dị nʼokpuru Eshịa na-ezitere unu ozi ekele.Akwila na Prisila, na nzukọ dị nʼụlọ ha na-enye unu ekele obiọma nʼime Onyenwe anyị. 20 Ụmụnna niile nọ nʼebe a na-ekele unu.Werenụ isurita ọnụ dị nsọ kelerịta onwe unu. 21 Ọ bụ mụ onwe m bụ Pọl ji aka m na-ede ekele nke a. 22 Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụghị Onyenwe anyị nʼanya, ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ. Onyenwe anyị bịa! 23 Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere unu. 24 Ka ịhụnanya m dịnyere unu niile site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. Amen.
In Other Versions
1 Corinthians 16 in the ANGEFD
1 Corinthians 16 in the ANTPNG2D
1 Corinthians 16 in the AS21
1 Corinthians 16 in the BAGH
1 Corinthians 16 in the BBPNG
1 Corinthians 16 in the BBT1E
1 Corinthians 16 in the BDS
1 Corinthians 16 in the BEV
1 Corinthians 16 in the BHAD
1 Corinthians 16 in the BIB
1 Corinthians 16 in the BLPT
1 Corinthians 16 in the BNT
1 Corinthians 16 in the BNTABOOT
1 Corinthians 16 in the BNTLV
1 Corinthians 16 in the BOATCB
1 Corinthians 16 in the BOATCB2
1 Corinthians 16 in the BOBCV
1 Corinthians 16 in the BOCNT
1 Corinthians 16 in the BOECS
1 Corinthians 16 in the BOGWICC
1 Corinthians 16 in the BOHCB
1 Corinthians 16 in the BOHCV
1 Corinthians 16 in the BOHLNT
1 Corinthians 16 in the BOHNTLTAL
1 Corinthians 16 in the BOILNTAP
1 Corinthians 16 in the BOITCV
1 Corinthians 16 in the BOKCV
1 Corinthians 16 in the BOKCV2
1 Corinthians 16 in the BOKHWOG
1 Corinthians 16 in the BOKSSV
1 Corinthians 16 in the BOLCB
1 Corinthians 16 in the BOLCB2
1 Corinthians 16 in the BOMCV
1 Corinthians 16 in the BONAV
1 Corinthians 16 in the BONCB
1 Corinthians 16 in the BONLT
1 Corinthians 16 in the BONUT2
1 Corinthians 16 in the BOPLNT
1 Corinthians 16 in the BOSCB
1 Corinthians 16 in the BOSNC
1 Corinthians 16 in the BOTLNT
1 Corinthians 16 in the BOVCB
1 Corinthians 16 in the BOYCB
1 Corinthians 16 in the BPBB
1 Corinthians 16 in the BPH
1 Corinthians 16 in the BSB
1 Corinthians 16 in the CCB
1 Corinthians 16 in the CUV
1 Corinthians 16 in the CUVS
1 Corinthians 16 in the DBT
1 Corinthians 16 in the DGDNT
1 Corinthians 16 in the DHNT
1 Corinthians 16 in the DNT
1 Corinthians 16 in the ELBE
1 Corinthians 16 in the EMTV
1 Corinthians 16 in the ESV
1 Corinthians 16 in the FBV
1 Corinthians 16 in the FEB
1 Corinthians 16 in the GGMNT
1 Corinthians 16 in the GNT
1 Corinthians 16 in the HARY
1 Corinthians 16 in the HNT
1 Corinthians 16 in the IRVA
1 Corinthians 16 in the IRVB
1 Corinthians 16 in the IRVG
1 Corinthians 16 in the IRVH
1 Corinthians 16 in the IRVK
1 Corinthians 16 in the IRVM
1 Corinthians 16 in the IRVM2
1 Corinthians 16 in the IRVO
1 Corinthians 16 in the IRVP
1 Corinthians 16 in the IRVT
1 Corinthians 16 in the IRVT2
1 Corinthians 16 in the IRVU
1 Corinthians 16 in the ISVN
1 Corinthians 16 in the JSNT
1 Corinthians 16 in the KAPI
1 Corinthians 16 in the KBT1ETNIK
1 Corinthians 16 in the KBV
1 Corinthians 16 in the KJV
1 Corinthians 16 in the KNFD
1 Corinthians 16 in the LBA
1 Corinthians 16 in the LBLA
1 Corinthians 16 in the LNT
1 Corinthians 16 in the LSV
1 Corinthians 16 in the MAAL
1 Corinthians 16 in the MBV
1 Corinthians 16 in the MBV2
1 Corinthians 16 in the MHNT
1 Corinthians 16 in the MKNFD
1 Corinthians 16 in the MNG
1 Corinthians 16 in the MNT
1 Corinthians 16 in the MNT2
1 Corinthians 16 in the MRS1T
1 Corinthians 16 in the NAA
1 Corinthians 16 in the NASB
1 Corinthians 16 in the NBLA
1 Corinthians 16 in the NBS
1 Corinthians 16 in the NBVTP
1 Corinthians 16 in the NET2
1 Corinthians 16 in the NIV11
1 Corinthians 16 in the NNT
1 Corinthians 16 in the NNT2
1 Corinthians 16 in the NNT3
1 Corinthians 16 in the PDDPT
1 Corinthians 16 in the PFNT
1 Corinthians 16 in the RMNT
1 Corinthians 16 in the SBIAS
1 Corinthians 16 in the SBIBS
1 Corinthians 16 in the SBIBS2
1 Corinthians 16 in the SBICS
1 Corinthians 16 in the SBIDS
1 Corinthians 16 in the SBIGS
1 Corinthians 16 in the SBIHS
1 Corinthians 16 in the SBIIS
1 Corinthians 16 in the SBIIS2
1 Corinthians 16 in the SBIIS3
1 Corinthians 16 in the SBIKS
1 Corinthians 16 in the SBIKS2
1 Corinthians 16 in the SBIMS
1 Corinthians 16 in the SBIOS
1 Corinthians 16 in the SBIPS
1 Corinthians 16 in the SBISS
1 Corinthians 16 in the SBITS
1 Corinthians 16 in the SBITS2
1 Corinthians 16 in the SBITS3
1 Corinthians 16 in the SBITS4
1 Corinthians 16 in the SBIUS
1 Corinthians 16 in the SBIVS
1 Corinthians 16 in the SBT
1 Corinthians 16 in the SBT1E
1 Corinthians 16 in the SCHL
1 Corinthians 16 in the SNT
1 Corinthians 16 in the SUSU
1 Corinthians 16 in the SUSU2
1 Corinthians 16 in the SYNO
1 Corinthians 16 in the TBIAOTANT
1 Corinthians 16 in the TBT1E
1 Corinthians 16 in the TBT1E2
1 Corinthians 16 in the TFTIP
1 Corinthians 16 in the TFTU
1 Corinthians 16 in the TGNTATF3T
1 Corinthians 16 in the THAI
1 Corinthians 16 in the TNFD
1 Corinthians 16 in the TNT
1 Corinthians 16 in the TNTIK
1 Corinthians 16 in the TNTIL
1 Corinthians 16 in the TNTIN
1 Corinthians 16 in the TNTIP
1 Corinthians 16 in the TNTIZ
1 Corinthians 16 in the TOMA
1 Corinthians 16 in the TTENT
1 Corinthians 16 in the UBG
1 Corinthians 16 in the UGV
1 Corinthians 16 in the UGV2
1 Corinthians 16 in the UGV3
1 Corinthians 16 in the VBL
1 Corinthians 16 in the VDCC
1 Corinthians 16 in the YALU
1 Corinthians 16 in the YAPE
1 Corinthians 16 in the YBVTP
1 Corinthians 16 in the ZBP