2 Chronicles 11 (BOICB)

1 Mgbe Rehoboam bịarutere Jerusalem, ọ kpọkọtara ndị ụlọ Juda niile na ndị ebo Benjamin, ha dị narị puku na iri asatọ nʼọnụọgụgụ, ụmụ okorobịa ndị tozuru ịga agha, ka ha gaa buso ụlọ Izrel agha ma weghachitekwa alaeze nʼokpuru ọchịchị Rehoboam. 2 Ma okwu ONYENWE ANYỊ rutere Shemaya, onye nke Chineke ntị: 3 “Gwa Rehoboam, nwa Solomọn eze Juda, na Izrel niile nọ na Juda na Benjamin, 4 Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwuru, ‘Unu agakwala gaa buso ndị Izrel ibe unu agha. Laghachinụ, nwoke ọbụla nʼụlọ ya, nʼihi na ọ bụ m na-eme ihe ndị a.’ ” Ya mere, ha rubere isi nʼokwu niile nke ONYENWE ANYỊ. Ha tụgharịrị laghachi azụ nʼịga megide Jeroboam. 5 Rehoboam bigidere na Jerusalem wusie obodo ndị dị na Juda ike nʼihi nchedo. 6 Obodo ndị a bụ Betlehem, Etam, Tekoa, 7 Bet Zoa, Soko, Adulam, 8 Gat, Maresha, Zif, 9 na Adoraim, Lakish, Azeka 10 Zora, Aijalon na Hebrọn. Obodo ndị a bụkwa obodo ndị Juda na Benjamin e wusiri ike. 11 O wusiri ha ike tinye ndịisi agha nʼime ha, tinyekwa ihe oriri na mmanụ oliv na mmanya. 12 O tinyere ọta na ùbe nʼebe niile a na-edebe ngwa agha nʼobodo niile, nʼihi iche obodo ya nke ọma, ebe ọ bụ naanị Juda na Benjamin nọ nʼokpuru ya. 13 Ma ndị nchụaja niile na ndị Livayị ndị sitere nʼakụkụ niile nke Izrel dịnyere ya. 14 Ndị Livayị hapụchara ebe ịta nri anụ ụlọ ha na ihe niile ha nwere bịa biri na Juda na Jerusalem, nʼihi na Jeroboam na ụmụ ya ndị ikom jụrụ ha dịka ndị nchụaja ONYENWE ANYỊ. 15 Ọ họpụtara ndị nchụaja nke aka ya, maka ebe niile dị elu, nakwa ife arụsị ewu na nwa ehi ndị ahụ ọ kpụrụ. 16 Ndị si nʼebo niile nke Izrel, ndị kpebiri nʼobi ha ịchọ ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel sooro ndị Livayị bịa Jerusalem ịchụ aja nye ONYENWE ANYỊ Chineke nna nna ha. 17 Ha mere ka alaeze Juda sie ike. Ha kwagidekwara Rehoboam nwa Solomọn afọ atọ, na-agbasokwa nʼụzọ niile nke Devid na Solomọn nʼoge a. 18 Rehoboam, lụrụ Mahalat, bụ nwa nwanyị Jerimot nwa Devid, na Abihail, nwa nwanyị Eliab, nwa Jesi. 19 Ọ mụtaara ya ụmụ ndị ikom atọ ndị a: Jeush, na Shemaraya, na Zaham. 20 Emesịa, ọ lụkwara nwunye ọzọ aha ya bụ Maaka, nwa nwanyị Absalọm. Ụmụ ha mụtara bụ Abija, na Atai, na Ziza, na Shelomit. 21 Rehoboam hụrụ Maaka nwa nwanyị Absalọm nʼanya karịa ndị nwunye ya na ndị iko ya nwanyị niile. O nwere ndị nwunye iri na asatọ, nweekwa iri ndị iko nwanyị isii. Ọ mụtara iri ndị ikom abụọ na asatọ, na iri ụmụ nwanyị isii. 22 Rehoboam mere Abija nwa Maaka onyeisi nʼetiti ụmụ eze niile nʼihi na ọ chọrọ ime ya eze. 23 O ji ezi uche zipụchaa ụmụ ya ndị ikom gaa nʼala ndị Juda na Benjamin, nakwa nʼobodo ndị ahụ e wusiri ike. O nyere ha ihe e ji elekọta ndụ nʼebe ọ bara ụba ma lụọkwara ha ọtụtụ ndị inyom.

In Other Versions

2 Chronicles 11 in the ANGEFD

2 Chronicles 11 in the ANTPNG2D

2 Chronicles 11 in the AS21

2 Chronicles 11 in the BAGH

2 Chronicles 11 in the BBPNG

2 Chronicles 11 in the BBT1E

2 Chronicles 11 in the BDS

2 Chronicles 11 in the BEV

2 Chronicles 11 in the BHAD

2 Chronicles 11 in the BIB

2 Chronicles 11 in the BLPT

2 Chronicles 11 in the BNT

2 Chronicles 11 in the BNTABOOT

2 Chronicles 11 in the BNTLV

2 Chronicles 11 in the BOATCB

2 Chronicles 11 in the BOATCB2

2 Chronicles 11 in the BOBCV

2 Chronicles 11 in the BOCNT

2 Chronicles 11 in the BOECS

2 Chronicles 11 in the BOGWICC

2 Chronicles 11 in the BOHCB

2 Chronicles 11 in the BOHCV

2 Chronicles 11 in the BOHLNT

2 Chronicles 11 in the BOHNTLTAL

2 Chronicles 11 in the BOILNTAP

2 Chronicles 11 in the BOITCV

2 Chronicles 11 in the BOKCV

2 Chronicles 11 in the BOKCV2

2 Chronicles 11 in the BOKHWOG

2 Chronicles 11 in the BOKSSV

2 Chronicles 11 in the BOLCB

2 Chronicles 11 in the BOLCB2

2 Chronicles 11 in the BOMCV

2 Chronicles 11 in the BONAV

2 Chronicles 11 in the BONCB

2 Chronicles 11 in the BONLT

2 Chronicles 11 in the BONUT2

2 Chronicles 11 in the BOPLNT

2 Chronicles 11 in the BOSCB

2 Chronicles 11 in the BOSNC

2 Chronicles 11 in the BOTLNT

2 Chronicles 11 in the BOVCB

2 Chronicles 11 in the BOYCB

2 Chronicles 11 in the BPBB

2 Chronicles 11 in the BPH

2 Chronicles 11 in the BSB

2 Chronicles 11 in the CCB

2 Chronicles 11 in the CUV

2 Chronicles 11 in the CUVS

2 Chronicles 11 in the DBT

2 Chronicles 11 in the DGDNT

2 Chronicles 11 in the DHNT

2 Chronicles 11 in the DNT

2 Chronicles 11 in the ELBE

2 Chronicles 11 in the EMTV

2 Chronicles 11 in the ESV

2 Chronicles 11 in the FBV

2 Chronicles 11 in the FEB

2 Chronicles 11 in the GGMNT

2 Chronicles 11 in the GNT

2 Chronicles 11 in the HARY

2 Chronicles 11 in the HNT

2 Chronicles 11 in the IRVA

2 Chronicles 11 in the IRVB

2 Chronicles 11 in the IRVG

2 Chronicles 11 in the IRVH

2 Chronicles 11 in the IRVK

2 Chronicles 11 in the IRVM

2 Chronicles 11 in the IRVM2

2 Chronicles 11 in the IRVO

2 Chronicles 11 in the IRVP

2 Chronicles 11 in the IRVT

2 Chronicles 11 in the IRVT2

2 Chronicles 11 in the IRVU

2 Chronicles 11 in the ISVN

2 Chronicles 11 in the JSNT

2 Chronicles 11 in the KAPI

2 Chronicles 11 in the KBT1ETNIK

2 Chronicles 11 in the KBV

2 Chronicles 11 in the KJV

2 Chronicles 11 in the KNFD

2 Chronicles 11 in the LBA

2 Chronicles 11 in the LBLA

2 Chronicles 11 in the LNT

2 Chronicles 11 in the LSV

2 Chronicles 11 in the MAAL

2 Chronicles 11 in the MBV

2 Chronicles 11 in the MBV2

2 Chronicles 11 in the MHNT

2 Chronicles 11 in the MKNFD

2 Chronicles 11 in the MNG

2 Chronicles 11 in the MNT

2 Chronicles 11 in the MNT2

2 Chronicles 11 in the MRS1T

2 Chronicles 11 in the NAA

2 Chronicles 11 in the NASB

2 Chronicles 11 in the NBLA

2 Chronicles 11 in the NBS

2 Chronicles 11 in the NBVTP

2 Chronicles 11 in the NET2

2 Chronicles 11 in the NIV11

2 Chronicles 11 in the NNT

2 Chronicles 11 in the NNT2

2 Chronicles 11 in the NNT3

2 Chronicles 11 in the PDDPT

2 Chronicles 11 in the PFNT

2 Chronicles 11 in the RMNT

2 Chronicles 11 in the SBIAS

2 Chronicles 11 in the SBIBS

2 Chronicles 11 in the SBIBS2

2 Chronicles 11 in the SBICS

2 Chronicles 11 in the SBIDS

2 Chronicles 11 in the SBIGS

2 Chronicles 11 in the SBIHS

2 Chronicles 11 in the SBIIS

2 Chronicles 11 in the SBIIS2

2 Chronicles 11 in the SBIIS3

2 Chronicles 11 in the SBIKS

2 Chronicles 11 in the SBIKS2

2 Chronicles 11 in the SBIMS

2 Chronicles 11 in the SBIOS

2 Chronicles 11 in the SBIPS

2 Chronicles 11 in the SBISS

2 Chronicles 11 in the SBITS

2 Chronicles 11 in the SBITS2

2 Chronicles 11 in the SBITS3

2 Chronicles 11 in the SBITS4

2 Chronicles 11 in the SBIUS

2 Chronicles 11 in the SBIVS

2 Chronicles 11 in the SBT

2 Chronicles 11 in the SBT1E

2 Chronicles 11 in the SCHL

2 Chronicles 11 in the SNT

2 Chronicles 11 in the SUSU

2 Chronicles 11 in the SUSU2

2 Chronicles 11 in the SYNO

2 Chronicles 11 in the TBIAOTANT

2 Chronicles 11 in the TBT1E

2 Chronicles 11 in the TBT1E2

2 Chronicles 11 in the TFTIP

2 Chronicles 11 in the TFTU

2 Chronicles 11 in the TGNTATF3T

2 Chronicles 11 in the THAI

2 Chronicles 11 in the TNFD

2 Chronicles 11 in the TNT

2 Chronicles 11 in the TNTIK

2 Chronicles 11 in the TNTIL

2 Chronicles 11 in the TNTIN

2 Chronicles 11 in the TNTIP

2 Chronicles 11 in the TNTIZ

2 Chronicles 11 in the TOMA

2 Chronicles 11 in the TTENT

2 Chronicles 11 in the UBG

2 Chronicles 11 in the UGV

2 Chronicles 11 in the UGV2

2 Chronicles 11 in the UGV3

2 Chronicles 11 in the VBL

2 Chronicles 11 in the VDCC

2 Chronicles 11 in the YALU

2 Chronicles 11 in the YAPE

2 Chronicles 11 in the YBVTP

2 Chronicles 11 in the ZBP