2 Chronicles 15 (BOICB)
1 Mgbe ahụ, Mmụọ nke Chineke dakwasịrị Azaraya nwa Oded. 2 Ọ pụrụ jekwuru Asa sị ya, “Geenụ m ntị, gị Asa na ndị Juda niile na Benjamin. ONYENWE ANYỊ ga-anọnyere unu oge niile unu na-eme okwu ya. Unu ga-achọta ya mgbe ọbụla unu chọrọ ya. Ma ọ ga-agbakụta unu azụ oge ọbụla unu nupuru isi nʼiwu ya. 3 Ma ọtụtụ oge dị anya ndị Izrel nọ na-enweghị Chineke nke ezie, ha enweghịkwa onye nchụaja ga-ezi ihe, ha enweghịkwa iwu Chineke 4 Ma mgbe ọbụla ha chigharịkwutere ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel tikuo ya nʼime mkpagbu ha, ọ na-enyere ha aka. 5 Nʼoge ahụ, ọ dịghị udo dịrị onye ọbụla na-apụ apụ ịgagharị nʼobodo, maka na ndị niile bi nʼala ahụ nọ nʼọnọdụ oke ọgbaaghara. 6 Otu obodo na-azọpịa obodo ọzọ ebe otu mba na-emegidekwa mba ọzọ nʼihi na Chineke ji nsogbu dị iche iche megide ha. 7 Ma unu ndị Juda, unu adala mba nʼọrụ ọma unu, nʼihi na a ga-akwụ unu ụgwọ ọrụ unu.” 8 Mgbe Asa nụrụ okwu ndị a, bụ amụma Azaraya nwa Oded, ọ bụ onye a gbara ume. O wepụrụ ihe arụ niile dị nʼala Juda na Benjamin na nke dị nʼobodo niile ahụ o meriri nʼagha ndị dị nʼugwu Ifrem. Ọ wuziri ebe ịchụ aja ONYENWE ANYỊ, nke dị nʼihu mpụta ọnụ ụlọ ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYỊ. 9 Mgbe ahụ, Asa kpọrọ ndị Juda na Benjamin niile oku, ha na ndị ọbịa niile si Izrel, nʼihi na ọtụtụ sitere nʼala Ifrem na Manase, na Simiọn gbafeta Juda, mgbe ha hụrụ na ONYENWE ANYỊ Chineke nọnyeere Asa. 10 Ha niile zukọrọ na Jerusalem nʼọnwa nke atọ nʼafọ nke iri na ise nke ọchịchị eze Asa. 11 Nʼoge ahụ, ha ji narị ehi asaa na puku atụrụ na ewu asaa, chụọrọ ONYENWE ANYỊ aja nʼụbọchị ahụ. Anụmanụ ndị a so nʼihe ha kwatara nʼagha. 12 Emesịa, nʼụbọchị ahụ, ha gbara ndụ, kpebie na ọ bụ naanị ONYENWE ANYỊ Chineke nna ha ka ha ga-efe. 13 Ha kpebikwara na onye ọbụla nke na-agaghị efe ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel ga-anwụ, ma onye ahụ ọ bụ nwoke maọbụ nwanyị, nwantakịrị maọbụ okenye. 14 Ha niile ji oke olu na iti mkpu na opi na opi ike, ṅụọrọ ONYENWE ANYỊ iyi. 15 Ndị Juda niile ṅụrịrị ọṅụ nʼihi na ha ji obi ha niile ṅụọ iyi a. Ha jikwa obi ha niile chọọ Chineke. O mere ka ha chọta ya. ONYENWE ANYỊ nyekwara ha udo nʼakụkụ niile. 16 Eze Asa chụdakwara nne nne ya bụ Maaka, site nʼọnọdụ ya dịka nne eze, nʼihi na ọ kpụrụ ihe arụ, ogidi Ashera maka iji fee ya ofufe. Asa gbuturu ya, sụpịa ya, kpọọ ya ọkụ na ndagwurugwu iyi Kidrọn. 17 Ọ bụ ezie na o wezugaghị ugwu niile dị elu site nʼIzrel, ma Asa ji obi zuruoke jere ONYENWE ANYỊ ozi nʼoge ndụ ya niile 18 O webatara nʼime ụlọnsọ ukwu Chineke, ọlaọcha na ọlaedo na ihe niile, nke nna ya na ya onwe ya doro nsọ. 19 Ọ dịkwaghị agha ọzọ a lụrụ tutu ruo nʼafọ iri atọ na ise nke ọchịchị eze Asa na Juda.
In Other Versions
2 Chronicles 15 in the ANGEFD
2 Chronicles 15 in the ANTPNG2D
2 Chronicles 15 in the AS21
2 Chronicles 15 in the BAGH
2 Chronicles 15 in the BBPNG
2 Chronicles 15 in the BBT1E
2 Chronicles 15 in the BDS
2 Chronicles 15 in the BEV
2 Chronicles 15 in the BHAD
2 Chronicles 15 in the BIB
2 Chronicles 15 in the BLPT
2 Chronicles 15 in the BNT
2 Chronicles 15 in the BNTABOOT
2 Chronicles 15 in the BNTLV
2 Chronicles 15 in the BOATCB
2 Chronicles 15 in the BOATCB2
2 Chronicles 15 in the BOBCV
2 Chronicles 15 in the BOCNT
2 Chronicles 15 in the BOECS
2 Chronicles 15 in the BOGWICC
2 Chronicles 15 in the BOHCB
2 Chronicles 15 in the BOHCV
2 Chronicles 15 in the BOHLNT
2 Chronicles 15 in the BOHNTLTAL
2 Chronicles 15 in the BOILNTAP
2 Chronicles 15 in the BOITCV
2 Chronicles 15 in the BOKCV
2 Chronicles 15 in the BOKCV2
2 Chronicles 15 in the BOKHWOG
2 Chronicles 15 in the BOKSSV
2 Chronicles 15 in the BOLCB
2 Chronicles 15 in the BOLCB2
2 Chronicles 15 in the BOMCV
2 Chronicles 15 in the BONAV
2 Chronicles 15 in the BONCB
2 Chronicles 15 in the BONLT
2 Chronicles 15 in the BONUT2
2 Chronicles 15 in the BOPLNT
2 Chronicles 15 in the BOSCB
2 Chronicles 15 in the BOSNC
2 Chronicles 15 in the BOTLNT
2 Chronicles 15 in the BOVCB
2 Chronicles 15 in the BOYCB
2 Chronicles 15 in the BPBB
2 Chronicles 15 in the BPH
2 Chronicles 15 in the BSB
2 Chronicles 15 in the CCB
2 Chronicles 15 in the CUV
2 Chronicles 15 in the CUVS
2 Chronicles 15 in the DBT
2 Chronicles 15 in the DGDNT
2 Chronicles 15 in the DHNT
2 Chronicles 15 in the DNT
2 Chronicles 15 in the ELBE
2 Chronicles 15 in the EMTV
2 Chronicles 15 in the ESV
2 Chronicles 15 in the FBV
2 Chronicles 15 in the FEB
2 Chronicles 15 in the GGMNT
2 Chronicles 15 in the GNT
2 Chronicles 15 in the HARY
2 Chronicles 15 in the HNT
2 Chronicles 15 in the IRVA
2 Chronicles 15 in the IRVB
2 Chronicles 15 in the IRVG
2 Chronicles 15 in the IRVH
2 Chronicles 15 in the IRVK
2 Chronicles 15 in the IRVM
2 Chronicles 15 in the IRVM2
2 Chronicles 15 in the IRVO
2 Chronicles 15 in the IRVP
2 Chronicles 15 in the IRVT
2 Chronicles 15 in the IRVT2
2 Chronicles 15 in the IRVU
2 Chronicles 15 in the ISVN
2 Chronicles 15 in the JSNT
2 Chronicles 15 in the KAPI
2 Chronicles 15 in the KBT1ETNIK
2 Chronicles 15 in the KBV
2 Chronicles 15 in the KJV
2 Chronicles 15 in the KNFD
2 Chronicles 15 in the LBA
2 Chronicles 15 in the LBLA
2 Chronicles 15 in the LNT
2 Chronicles 15 in the LSV
2 Chronicles 15 in the MAAL
2 Chronicles 15 in the MBV
2 Chronicles 15 in the MBV2
2 Chronicles 15 in the MHNT
2 Chronicles 15 in the MKNFD
2 Chronicles 15 in the MNG
2 Chronicles 15 in the MNT
2 Chronicles 15 in the MNT2
2 Chronicles 15 in the MRS1T
2 Chronicles 15 in the NAA
2 Chronicles 15 in the NASB
2 Chronicles 15 in the NBLA
2 Chronicles 15 in the NBS
2 Chronicles 15 in the NBVTP
2 Chronicles 15 in the NET2
2 Chronicles 15 in the NIV11
2 Chronicles 15 in the NNT
2 Chronicles 15 in the NNT2
2 Chronicles 15 in the NNT3
2 Chronicles 15 in the PDDPT
2 Chronicles 15 in the PFNT
2 Chronicles 15 in the RMNT
2 Chronicles 15 in the SBIAS
2 Chronicles 15 in the SBIBS
2 Chronicles 15 in the SBIBS2
2 Chronicles 15 in the SBICS
2 Chronicles 15 in the SBIDS
2 Chronicles 15 in the SBIGS
2 Chronicles 15 in the SBIHS
2 Chronicles 15 in the SBIIS
2 Chronicles 15 in the SBIIS2
2 Chronicles 15 in the SBIIS3
2 Chronicles 15 in the SBIKS
2 Chronicles 15 in the SBIKS2
2 Chronicles 15 in the SBIMS
2 Chronicles 15 in the SBIOS
2 Chronicles 15 in the SBIPS
2 Chronicles 15 in the SBISS
2 Chronicles 15 in the SBITS
2 Chronicles 15 in the SBITS2
2 Chronicles 15 in the SBITS3
2 Chronicles 15 in the SBITS4
2 Chronicles 15 in the SBIUS
2 Chronicles 15 in the SBIVS
2 Chronicles 15 in the SBT
2 Chronicles 15 in the SBT1E
2 Chronicles 15 in the SCHL
2 Chronicles 15 in the SNT
2 Chronicles 15 in the SUSU
2 Chronicles 15 in the SUSU2
2 Chronicles 15 in the SYNO
2 Chronicles 15 in the TBIAOTANT
2 Chronicles 15 in the TBT1E
2 Chronicles 15 in the TBT1E2
2 Chronicles 15 in the TFTIP
2 Chronicles 15 in the TFTU
2 Chronicles 15 in the TGNTATF3T
2 Chronicles 15 in the THAI
2 Chronicles 15 in the TNFD
2 Chronicles 15 in the TNT
2 Chronicles 15 in the TNTIK
2 Chronicles 15 in the TNTIL
2 Chronicles 15 in the TNTIN
2 Chronicles 15 in the TNTIP
2 Chronicles 15 in the TNTIZ
2 Chronicles 15 in the TOMA
2 Chronicles 15 in the TTENT
2 Chronicles 15 in the UBG
2 Chronicles 15 in the UGV
2 Chronicles 15 in the UGV2
2 Chronicles 15 in the UGV3
2 Chronicles 15 in the VBL
2 Chronicles 15 in the VDCC
2 Chronicles 15 in the YALU
2 Chronicles 15 in the YAPE
2 Chronicles 15 in the YBVTP
2 Chronicles 15 in the ZBP