2 Chronicles 16 (BOICB)
1 Nʼafọ nke iri atọ na isii nke ọchịchị Asa, Baasha eze Izrel, busoro Juda agha, wuchie Rema igbochi onye ọbụla na-apụ apụ maọbụ onye na-abata abata nʼoke ala Asa, eze Juda. 2 Mgbe ahụ, Asa chịịrị ọlaọcha na ọlaedo niile dị nʼụlọakụ ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ, na ndị dị nʼụlọeze ya, zigara Ben-Hadad, eze Aram, onye na-achị na Damaskọs, sị, 3 “Biko, ka anyị gbaa ndụ dịka nna m na nna gị mere. Lee, ana m ezitere gị ọlaọcha na ọlaedo. Ugbu a, mebie ọgbụgba ndụ dị nʼetiti gị na Baasha, bụ eze Izrel, ka o si nʼebe m nọ wezuga onwe ya.” 4 Ben-Hadad kwenyere eze Asa, zipụ ndị ọchịagha ndị agha ya ka ha gaa buso obodo Izrel niile agha. Ha lụgburu Ijon, Dan, Ebel-Maim na obodo niile a na-achịkọbata ihe dị na Naftalị. 5 Mgbe Baasha nụrụ nke a, ọ kwụsịrị iwu Rema, hapụkwa ọrụ ya. 6 Mgbe ahụ, eze Asa chịịrị ndị ikom niile nke Juda. Ha bịara bupusịa nkume na osisi niile dị na Rema, nke Baasha ji na-ewu ihe. O ji ihe ndị a wulie Geba na Mizpa. 7 Nʼoge ahụ Hanani, bụ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Asa, bụ eze Juda sị ya, “Ebe ọ bụ na ị hapụrụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị, tụkwasị eze Aram obi, lee na usuu ndị agha Siria esitela nʼaka gị wezuga onwe ha. 8 Ndị Kush na ndị Libịa, ha abụghị usuu ndị agha ji ọtụtụ ụgbọ agha, na ndị na-agba ịnyịnya? Ma mgbe ị dabeere na ONYENWE ANYỊ, o nyefere ha nʼaka gị. 9 Nʼihi na anya ONYENWE ANYỊ na-agazu ụwa niile, ịgba ha ume bụ ndị obi ha zuruoke nʼebe ọ nọ. I meela omume nzuzu na nke a, site ugbu a gaa nʼihu ị ga na-enwe agha.” 10 Iwe were Asa megide onye ọhụ ụzọ a nʼihi nke a; iwe were ya nke ukwuu nke mere na ọ tụnyere Hanani nʼụlọ mkpọrọ. Sitekwa nʼoge ahụ, Asa bidoro imekpa ụfọdụ nʼime ndị ya ahụ. 11 Ihe banyere ihe ọzọ niile nʼoge ọchịchị Asa, site na mmalite ruo ọgwụgwụ ka e dere nʼime akwụkwọ ndị eze Juda na Izrel. 12 Nʼime iri afọ atọ na itoolu nke ọchịchị ya, eze Asa rịara ọrịa nke metụtara ụkwụ ya abụọ. Ọ bụ ezie na ọrịa a siri nọọ ike ma nʼime ọnọdụ ya ọ chọghị enyemaka site nʼaka ONYENWE ANYỊ kama ọ bụ naanị ndị dibịa ka o jekwuru. 13 Asa nwụrụ nʼiri afọ anọ na otu nke ọchịchị eze ya, sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ. 14 Ha liri ya nʼili nke ọ waara onwe ya nʼobodo Devid. Ha dobere ya nʼelu ihe ịdọba ozu nke jupụtara na ụda dị iche iche, na mmanụ na-esi isi ụtọ nke a gwọkọtara nke ọma, surekwara ya ihe nsure ọkụ nʼebe ọ dị ukwuu iji kwanyere ya ugwu.
In Other Versions
2 Chronicles 16 in the ANGEFD
2 Chronicles 16 in the ANTPNG2D
2 Chronicles 16 in the AS21
2 Chronicles 16 in the BAGH
2 Chronicles 16 in the BBPNG
2 Chronicles 16 in the BBT1E
2 Chronicles 16 in the BDS
2 Chronicles 16 in the BEV
2 Chronicles 16 in the BHAD
2 Chronicles 16 in the BIB
2 Chronicles 16 in the BLPT
2 Chronicles 16 in the BNT
2 Chronicles 16 in the BNTABOOT
2 Chronicles 16 in the BNTLV
2 Chronicles 16 in the BOATCB
2 Chronicles 16 in the BOATCB2
2 Chronicles 16 in the BOBCV
2 Chronicles 16 in the BOCNT
2 Chronicles 16 in the BOECS
2 Chronicles 16 in the BOGWICC
2 Chronicles 16 in the BOHCB
2 Chronicles 16 in the BOHCV
2 Chronicles 16 in the BOHLNT
2 Chronicles 16 in the BOHNTLTAL
2 Chronicles 16 in the BOILNTAP
2 Chronicles 16 in the BOITCV
2 Chronicles 16 in the BOKCV
2 Chronicles 16 in the BOKCV2
2 Chronicles 16 in the BOKHWOG
2 Chronicles 16 in the BOKSSV
2 Chronicles 16 in the BOLCB
2 Chronicles 16 in the BOLCB2
2 Chronicles 16 in the BOMCV
2 Chronicles 16 in the BONAV
2 Chronicles 16 in the BONCB
2 Chronicles 16 in the BONLT
2 Chronicles 16 in the BONUT2
2 Chronicles 16 in the BOPLNT
2 Chronicles 16 in the BOSCB
2 Chronicles 16 in the BOSNC
2 Chronicles 16 in the BOTLNT
2 Chronicles 16 in the BOVCB
2 Chronicles 16 in the BOYCB
2 Chronicles 16 in the BPBB
2 Chronicles 16 in the BPH
2 Chronicles 16 in the BSB
2 Chronicles 16 in the CCB
2 Chronicles 16 in the CUV
2 Chronicles 16 in the CUVS
2 Chronicles 16 in the DBT
2 Chronicles 16 in the DGDNT
2 Chronicles 16 in the DHNT
2 Chronicles 16 in the DNT
2 Chronicles 16 in the ELBE
2 Chronicles 16 in the EMTV
2 Chronicles 16 in the ESV
2 Chronicles 16 in the FBV
2 Chronicles 16 in the FEB
2 Chronicles 16 in the GGMNT
2 Chronicles 16 in the GNT
2 Chronicles 16 in the HARY
2 Chronicles 16 in the HNT
2 Chronicles 16 in the IRVA
2 Chronicles 16 in the IRVB
2 Chronicles 16 in the IRVG
2 Chronicles 16 in the IRVH
2 Chronicles 16 in the IRVK
2 Chronicles 16 in the IRVM
2 Chronicles 16 in the IRVM2
2 Chronicles 16 in the IRVO
2 Chronicles 16 in the IRVP
2 Chronicles 16 in the IRVT
2 Chronicles 16 in the IRVT2
2 Chronicles 16 in the IRVU
2 Chronicles 16 in the ISVN
2 Chronicles 16 in the JSNT
2 Chronicles 16 in the KAPI
2 Chronicles 16 in the KBT1ETNIK
2 Chronicles 16 in the KBV
2 Chronicles 16 in the KJV
2 Chronicles 16 in the KNFD
2 Chronicles 16 in the LBA
2 Chronicles 16 in the LBLA
2 Chronicles 16 in the LNT
2 Chronicles 16 in the LSV
2 Chronicles 16 in the MAAL
2 Chronicles 16 in the MBV
2 Chronicles 16 in the MBV2
2 Chronicles 16 in the MHNT
2 Chronicles 16 in the MKNFD
2 Chronicles 16 in the MNG
2 Chronicles 16 in the MNT
2 Chronicles 16 in the MNT2
2 Chronicles 16 in the MRS1T
2 Chronicles 16 in the NAA
2 Chronicles 16 in the NASB
2 Chronicles 16 in the NBLA
2 Chronicles 16 in the NBS
2 Chronicles 16 in the NBVTP
2 Chronicles 16 in the NET2
2 Chronicles 16 in the NIV11
2 Chronicles 16 in the NNT
2 Chronicles 16 in the NNT2
2 Chronicles 16 in the NNT3
2 Chronicles 16 in the PDDPT
2 Chronicles 16 in the PFNT
2 Chronicles 16 in the RMNT
2 Chronicles 16 in the SBIAS
2 Chronicles 16 in the SBIBS
2 Chronicles 16 in the SBIBS2
2 Chronicles 16 in the SBICS
2 Chronicles 16 in the SBIDS
2 Chronicles 16 in the SBIGS
2 Chronicles 16 in the SBIHS
2 Chronicles 16 in the SBIIS
2 Chronicles 16 in the SBIIS2
2 Chronicles 16 in the SBIIS3
2 Chronicles 16 in the SBIKS
2 Chronicles 16 in the SBIKS2
2 Chronicles 16 in the SBIMS
2 Chronicles 16 in the SBIOS
2 Chronicles 16 in the SBIPS
2 Chronicles 16 in the SBISS
2 Chronicles 16 in the SBITS
2 Chronicles 16 in the SBITS2
2 Chronicles 16 in the SBITS3
2 Chronicles 16 in the SBITS4
2 Chronicles 16 in the SBIUS
2 Chronicles 16 in the SBIVS
2 Chronicles 16 in the SBT
2 Chronicles 16 in the SBT1E
2 Chronicles 16 in the SCHL
2 Chronicles 16 in the SNT
2 Chronicles 16 in the SUSU
2 Chronicles 16 in the SUSU2
2 Chronicles 16 in the SYNO
2 Chronicles 16 in the TBIAOTANT
2 Chronicles 16 in the TBT1E
2 Chronicles 16 in the TBT1E2
2 Chronicles 16 in the TFTIP
2 Chronicles 16 in the TFTU
2 Chronicles 16 in the TGNTATF3T
2 Chronicles 16 in the THAI
2 Chronicles 16 in the TNFD
2 Chronicles 16 in the TNT
2 Chronicles 16 in the TNTIK
2 Chronicles 16 in the TNTIL
2 Chronicles 16 in the TNTIN
2 Chronicles 16 in the TNTIP
2 Chronicles 16 in the TNTIZ
2 Chronicles 16 in the TOMA
2 Chronicles 16 in the TTENT
2 Chronicles 16 in the UBG
2 Chronicles 16 in the UGV
2 Chronicles 16 in the UGV2
2 Chronicles 16 in the UGV3
2 Chronicles 16 in the VBL
2 Chronicles 16 in the VDCC
2 Chronicles 16 in the YALU
2 Chronicles 16 in the YAPE
2 Chronicles 16 in the YBVTP
2 Chronicles 16 in the ZBP