2 Chronicles 17 (BOICB)

1 Jehoshafat nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya, o mere onwe ya ka ọ dị ike imegide Izrel. 2 O tinyere ụfọdụ ndị agha ya nʼobodo niile dị na Juda e wusiri ike, tinyekwa ụfọdụ nʼobodo ndị ọzọ dị nʼIfrem, na ebe ndị ọzọ niile nke nna ya, Asa meriri nʼagha. 3 ONYENWE ANYỊ nọnyeere Jehoshafat nʼihi na o sooro nzọ ụkwụ nna ya, bụ Devid, onye buuru ya ụzọ chịa. Ọ jụghị ase site nʼaka Baal, 4 kama ọ chọrọ ONYENWE ANYỊ, Chineke nna ya, dobekwa iwu ya niile, ọ bụghịkwa dịka omume ndị Izrel si dị. 5 Nʼihi nke a ONYENWE ANYỊ mere ka ọchịchị ya guzosie ike. Ndị Juda niile tụkwara ụtụ ha dịka o kwesiri wetara Jehoshafat, nke a mere ka o nwee akụnụba ebe ọ dị ukwuu, nwekwa nsọpụrụ. 6 O ji obi ya niile gbasoo ụzọ ONYENWE ANYỊ. Ọzọkwa, o sitere na Juda wezuga ebe niile dị elu nakwa ogidi Ashera niile. 7 Nʼafọ nke atọ nke ọchịchị ya, o zipụrụ ndịisi ọchịchị alaeze ya ndị a, Ben-Hail, Ọbadaya, Zekaraya, Netanel na Mikaya ka ha gaa zie ndị mmadụ ihe nʼobodo niile nke Juda. 8 Ụfọdụ ndị Livayị ndị a sokwa gaa: Shemaya, Netanaya, Zebadaya, Asahel, Shemiramot, Jehonatan, Adonaịja, Tobaija, Tob-Adonaịja na ndị nchụaja ụfọdụ, ndị dị ka Elishama na Jehoram. 9 Ha ji akwụkwọ iwu ONYENWE ANYỊ, zie ihe na Juda. Ha jere gburugburu obodo niile nke Juda na-ezi ndị mmadụ ihe. 10 Egwu ONYENWE ANYỊ dakwasịrị alaeze niile dị gburugburu Juda, nʼihi ya, ha ebukwaghị agha megide Jehoshafat. 11 Ụfọdụ nʼime ndị Filistia wetaara ya onyinye na ọlaọcha kwa afọ nʼụzọ ịkwanyere ya ugwu, ma ndị Arab, wetaara ya igwe anụ ụlọ dị puku ebule asaa na narị asaa, na puku mkpi asaa na narị asaa. 12 Ya mere, Jehoshafat ghọrọ eze dị ike. O wusiri obodo ndị dị na Juda ike, wukwaa obodo ịchịkọba ihe. 13 O nwekwara ihe ndị ọ chịkọbara nʼọtụtụ obodo Juda. O debekwara ndị agha ibu agha doro anya nʼime Jerusalem. 14 Ngụkọta ha dịka e si dekọọ ya nʼezinaụlọ si dị: Ndị si Juda, ndịisi agha na-achị puku ndị agha (1,000),Adna, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha atọ (300,000), 15 onye na-eso ya bụ Jehohanan, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha abụọ na iri puku asatọ (280,000), 16 ọzọ, Amasiya nwa Zikri, onye ji afọ ofufu nye onwe ya maka ọrụ ONYENWE ANYỊ, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000). 17 Ndị si Benjamin,Eliada, dimkpa nʼagha, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000), ndị ji akụ na ụta, na ọta ebu agha. 18 Onye ọzọ bụ Jehozabad, onye na-achị narị puku ndị agha na iri puku asatọ (180,000), ndị jikeere ibu agha. 19 Ndị a bụ ndị ikom na-ejere eze ozi, nʼagụnyeghị ndị ahụ o tinyere ka ha nọdụ nʼobodo niile e wusiri ike dị nʼime Juda.

In Other Versions

2 Chronicles 17 in the ANGEFD

2 Chronicles 17 in the ANTPNG2D

2 Chronicles 17 in the AS21

2 Chronicles 17 in the BAGH

2 Chronicles 17 in the BBPNG

2 Chronicles 17 in the BBT1E

2 Chronicles 17 in the BDS

2 Chronicles 17 in the BEV

2 Chronicles 17 in the BHAD

2 Chronicles 17 in the BIB

2 Chronicles 17 in the BLPT

2 Chronicles 17 in the BNT

2 Chronicles 17 in the BNTABOOT

2 Chronicles 17 in the BNTLV

2 Chronicles 17 in the BOATCB

2 Chronicles 17 in the BOATCB2

2 Chronicles 17 in the BOBCV

2 Chronicles 17 in the BOCNT

2 Chronicles 17 in the BOECS

2 Chronicles 17 in the BOGWICC

2 Chronicles 17 in the BOHCB

2 Chronicles 17 in the BOHCV

2 Chronicles 17 in the BOHLNT

2 Chronicles 17 in the BOHNTLTAL

2 Chronicles 17 in the BOILNTAP

2 Chronicles 17 in the BOITCV

2 Chronicles 17 in the BOKCV

2 Chronicles 17 in the BOKCV2

2 Chronicles 17 in the BOKHWOG

2 Chronicles 17 in the BOKSSV

2 Chronicles 17 in the BOLCB

2 Chronicles 17 in the BOLCB2

2 Chronicles 17 in the BOMCV

2 Chronicles 17 in the BONAV

2 Chronicles 17 in the BONCB

2 Chronicles 17 in the BONLT

2 Chronicles 17 in the BONUT2

2 Chronicles 17 in the BOPLNT

2 Chronicles 17 in the BOSCB

2 Chronicles 17 in the BOSNC

2 Chronicles 17 in the BOTLNT

2 Chronicles 17 in the BOVCB

2 Chronicles 17 in the BOYCB

2 Chronicles 17 in the BPBB

2 Chronicles 17 in the BPH

2 Chronicles 17 in the BSB

2 Chronicles 17 in the CCB

2 Chronicles 17 in the CUV

2 Chronicles 17 in the CUVS

2 Chronicles 17 in the DBT

2 Chronicles 17 in the DGDNT

2 Chronicles 17 in the DHNT

2 Chronicles 17 in the DNT

2 Chronicles 17 in the ELBE

2 Chronicles 17 in the EMTV

2 Chronicles 17 in the ESV

2 Chronicles 17 in the FBV

2 Chronicles 17 in the FEB

2 Chronicles 17 in the GGMNT

2 Chronicles 17 in the GNT

2 Chronicles 17 in the HARY

2 Chronicles 17 in the HNT

2 Chronicles 17 in the IRVA

2 Chronicles 17 in the IRVB

2 Chronicles 17 in the IRVG

2 Chronicles 17 in the IRVH

2 Chronicles 17 in the IRVK

2 Chronicles 17 in the IRVM

2 Chronicles 17 in the IRVM2

2 Chronicles 17 in the IRVO

2 Chronicles 17 in the IRVP

2 Chronicles 17 in the IRVT

2 Chronicles 17 in the IRVT2

2 Chronicles 17 in the IRVU

2 Chronicles 17 in the ISVN

2 Chronicles 17 in the JSNT

2 Chronicles 17 in the KAPI

2 Chronicles 17 in the KBT1ETNIK

2 Chronicles 17 in the KBV

2 Chronicles 17 in the KJV

2 Chronicles 17 in the KNFD

2 Chronicles 17 in the LBA

2 Chronicles 17 in the LBLA

2 Chronicles 17 in the LNT

2 Chronicles 17 in the LSV

2 Chronicles 17 in the MAAL

2 Chronicles 17 in the MBV

2 Chronicles 17 in the MBV2

2 Chronicles 17 in the MHNT

2 Chronicles 17 in the MKNFD

2 Chronicles 17 in the MNG

2 Chronicles 17 in the MNT

2 Chronicles 17 in the MNT2

2 Chronicles 17 in the MRS1T

2 Chronicles 17 in the NAA

2 Chronicles 17 in the NASB

2 Chronicles 17 in the NBLA

2 Chronicles 17 in the NBS

2 Chronicles 17 in the NBVTP

2 Chronicles 17 in the NET2

2 Chronicles 17 in the NIV11

2 Chronicles 17 in the NNT

2 Chronicles 17 in the NNT2

2 Chronicles 17 in the NNT3

2 Chronicles 17 in the PDDPT

2 Chronicles 17 in the PFNT

2 Chronicles 17 in the RMNT

2 Chronicles 17 in the SBIAS

2 Chronicles 17 in the SBIBS

2 Chronicles 17 in the SBIBS2

2 Chronicles 17 in the SBICS

2 Chronicles 17 in the SBIDS

2 Chronicles 17 in the SBIGS

2 Chronicles 17 in the SBIHS

2 Chronicles 17 in the SBIIS

2 Chronicles 17 in the SBIIS2

2 Chronicles 17 in the SBIIS3

2 Chronicles 17 in the SBIKS

2 Chronicles 17 in the SBIKS2

2 Chronicles 17 in the SBIMS

2 Chronicles 17 in the SBIOS

2 Chronicles 17 in the SBIPS

2 Chronicles 17 in the SBISS

2 Chronicles 17 in the SBITS

2 Chronicles 17 in the SBITS2

2 Chronicles 17 in the SBITS3

2 Chronicles 17 in the SBITS4

2 Chronicles 17 in the SBIUS

2 Chronicles 17 in the SBIVS

2 Chronicles 17 in the SBT

2 Chronicles 17 in the SBT1E

2 Chronicles 17 in the SCHL

2 Chronicles 17 in the SNT

2 Chronicles 17 in the SUSU

2 Chronicles 17 in the SUSU2

2 Chronicles 17 in the SYNO

2 Chronicles 17 in the TBIAOTANT

2 Chronicles 17 in the TBT1E

2 Chronicles 17 in the TBT1E2

2 Chronicles 17 in the TFTIP

2 Chronicles 17 in the TFTU

2 Chronicles 17 in the TGNTATF3T

2 Chronicles 17 in the THAI

2 Chronicles 17 in the TNFD

2 Chronicles 17 in the TNT

2 Chronicles 17 in the TNTIK

2 Chronicles 17 in the TNTIL

2 Chronicles 17 in the TNTIN

2 Chronicles 17 in the TNTIP

2 Chronicles 17 in the TNTIZ

2 Chronicles 17 in the TOMA

2 Chronicles 17 in the TTENT

2 Chronicles 17 in the UBG

2 Chronicles 17 in the UGV

2 Chronicles 17 in the UGV2

2 Chronicles 17 in the UGV3

2 Chronicles 17 in the VBL

2 Chronicles 17 in the VDCC

2 Chronicles 17 in the YALU

2 Chronicles 17 in the YAPE

2 Chronicles 17 in the YBVTP

2 Chronicles 17 in the ZBP