2 Corinthians 10 (BOICB)
1 Ma mụ onwe m bụ Pọl, ji ịdị nwayọọ na obi umeala nke Kraịst na-arịọ unu. Mụ, onye na-adị umeala mgbe mụ na unu nọ nʼihu nʼihu, ma na-enwe mkwuwa okwu nʼebe unu nọ mgbe m na-anọghị nʼetiti unu. 2 Arịọ m unu, ka m ghara inwe obi ike mgbe m bịarutere dịka o kwesiri nʼebe ụfọdụ ndị nọ, site na iguzogide ndị ahụ na-eche na anyị na-eme ihe dị ka ndị ụwa si eme ya. 3 Ọ bụ ezie na anyị na-ebi dịka mmadụ, ma anyị adịghị ebu agha dịka usoro anụ ahụ si dị. 4 Nʼihi na ngwa agha anyị ji ebu agha, abụghị ngwa agha nke mmadụ nkịtị nke ụwa, kama ha nwere ike nke mmụọ ịla ebe niile e wusiri ike nʼiyi. 5 Anyị na-ala ịrụ ụka niile na okwu ụgha niile nʼiyi, nke na-egbochiri ụmụ mmadụ ụzọ e si amata Chineke, na-eme ka echiche niile hulata isi nʼokpuru Kraịst. 6 Anyị nọ na njikere ịta erubeghị isi niile ahụhụ, mgbe irube isi gị zuruoke. 7 Unu na-ele anya nʼihe ndị dị unu nʼihu. Ọ bụrụ na ọ bụ ihe doro anya nye onye ọbụla na ha bụ nke Kraịst, ha matakwa na onwe ha, na otu ahụ ha bụ nke Kraịst na anyị onwe anyị bụkwa nke ya. 8 Ugbu a, ọ bụrụ na m anya isi banyere ikike ahụ Onyenwe anyị nyere m nʼebe unu nọ, ike ahụ o nyere m iji wulie unu elu, ọ bụghị iji wedaa unu ala, ihere agaghị eme m nʼihi nke a. 9 Achọghị ka ọ dịka m a ga-asị na m sitere nʼakwụkwọ ozi m na-emenye unu egwu. 10 Nʼihi na ha na-asị, “Akwụkwọ ozi ya dị arọ dịkwa ike, ma na mmadụ, ma nʼọdịdị ya na mmadụ adịghị ike, okwu ọnụ ya bụkwa ihe na-abaghị uru.” 11 Ma ana m eme ka ndị dị otu a ghọta na ihe anyị na-ekwu site nʼakwụkwọ ozi mgbe anyị na-anọghị nʼetiti unu, ka anyị ga-eme ma anyị nọrọ nʼetiti unu. 12 Anyị enweghị anya ike ihazi ọnọdụ maọbụ were onwe anyị tụnyere ndị ụfọdụ na ndị ahụ nʼeto onwe ha. Ma mgbe ha na-eji onwe ha na-atụ onwe ha, werekwa onwe ha na-atụnyere onwe ha, ha adịghị ezipụta nghọta. 13 Ma anyị onwe anyị, adịghị anya isi banyere ihe ọbụla anyị na-enweghị ike ime. Kama anyị ga-anya isi nʼoke ọrụ ahụ Chineke kenyere anyị, ka anyị rụrụte ọ bụladị ruo nʼebe unu nọ. 14 Nʼihi na anyị adịghị ekwu okwu karịrị ọnụ anyị mgbe anyị na-etinye anya nʼihe gbasara unu, nʼihi na ọ bụ anyị buru ụzọ bịakwute unu, ikwusara unu oziọma gbasara Kraịst. 15 Ọ bụghị na anyị na-ekwu na ọ bụ anyị rụrụ ọrụ niile, ya na ọrụ nke ndị ọzọ rụrụ nʼetiti unu, kama olileanya anyị bụ na okwukwe unu ga na-eto eto mgbe niile, ka ọrụ ya nʼetiti unu bụrụ nke ga-eto eto. 16 Nke a ga-eme ka anyị nwee ike zisaa oziọma ahụ na mba ndị ọzọ ndị dị nʼofe ala unu, ghara iji ọrụ arụrụ nʼebe ndị ọzọ na-arụ ọrụ na-etu ọnụ. 17 Ma, “Onye ọbụla na-anya isi, ya nyaa nʼime Onyenwe anyị.” 18 Nʼihi na ọ bụghị onye ji aka ya bulie onwe ya elu ka a na-anabata, kama ọ bụ onye Onyenwe anyị jiri aka ya bulie.
In Other Versions
2 Corinthians 10 in the ANGEFD
2 Corinthians 10 in the ANTPNG2D
2 Corinthians 10 in the AS21
2 Corinthians 10 in the BAGH
2 Corinthians 10 in the BBPNG
2 Corinthians 10 in the BBT1E
2 Corinthians 10 in the BDS
2 Corinthians 10 in the BEV
2 Corinthians 10 in the BHAD
2 Corinthians 10 in the BIB
2 Corinthians 10 in the BLPT
2 Corinthians 10 in the BNT
2 Corinthians 10 in the BNTABOOT
2 Corinthians 10 in the BNTLV
2 Corinthians 10 in the BOATCB
2 Corinthians 10 in the BOATCB2
2 Corinthians 10 in the BOBCV
2 Corinthians 10 in the BOCNT
2 Corinthians 10 in the BOECS
2 Corinthians 10 in the BOGWICC
2 Corinthians 10 in the BOHCB
2 Corinthians 10 in the BOHCV
2 Corinthians 10 in the BOHLNT
2 Corinthians 10 in the BOHNTLTAL
2 Corinthians 10 in the BOILNTAP
2 Corinthians 10 in the BOITCV
2 Corinthians 10 in the BOKCV
2 Corinthians 10 in the BOKCV2
2 Corinthians 10 in the BOKHWOG
2 Corinthians 10 in the BOKSSV
2 Corinthians 10 in the BOLCB
2 Corinthians 10 in the BOLCB2
2 Corinthians 10 in the BOMCV
2 Corinthians 10 in the BONAV
2 Corinthians 10 in the BONCB
2 Corinthians 10 in the BONLT
2 Corinthians 10 in the BONUT2
2 Corinthians 10 in the BOPLNT
2 Corinthians 10 in the BOSCB
2 Corinthians 10 in the BOSNC
2 Corinthians 10 in the BOTLNT
2 Corinthians 10 in the BOVCB
2 Corinthians 10 in the BOYCB
2 Corinthians 10 in the BPBB
2 Corinthians 10 in the BPH
2 Corinthians 10 in the BSB
2 Corinthians 10 in the CCB
2 Corinthians 10 in the CUV
2 Corinthians 10 in the CUVS
2 Corinthians 10 in the DBT
2 Corinthians 10 in the DGDNT
2 Corinthians 10 in the DHNT
2 Corinthians 10 in the DNT
2 Corinthians 10 in the ELBE
2 Corinthians 10 in the EMTV
2 Corinthians 10 in the ESV
2 Corinthians 10 in the FBV
2 Corinthians 10 in the FEB
2 Corinthians 10 in the GGMNT
2 Corinthians 10 in the GNT
2 Corinthians 10 in the HARY
2 Corinthians 10 in the HNT
2 Corinthians 10 in the IRVA
2 Corinthians 10 in the IRVB
2 Corinthians 10 in the IRVG
2 Corinthians 10 in the IRVH
2 Corinthians 10 in the IRVK
2 Corinthians 10 in the IRVM
2 Corinthians 10 in the IRVM2
2 Corinthians 10 in the IRVO
2 Corinthians 10 in the IRVP
2 Corinthians 10 in the IRVT
2 Corinthians 10 in the IRVT2
2 Corinthians 10 in the IRVU
2 Corinthians 10 in the ISVN
2 Corinthians 10 in the JSNT
2 Corinthians 10 in the KAPI
2 Corinthians 10 in the KBT1ETNIK
2 Corinthians 10 in the KBV
2 Corinthians 10 in the KJV
2 Corinthians 10 in the KNFD
2 Corinthians 10 in the LBA
2 Corinthians 10 in the LBLA
2 Corinthians 10 in the LNT
2 Corinthians 10 in the LSV
2 Corinthians 10 in the MAAL
2 Corinthians 10 in the MBV
2 Corinthians 10 in the MBV2
2 Corinthians 10 in the MHNT
2 Corinthians 10 in the MKNFD
2 Corinthians 10 in the MNG
2 Corinthians 10 in the MNT
2 Corinthians 10 in the MNT2
2 Corinthians 10 in the MRS1T
2 Corinthians 10 in the NAA
2 Corinthians 10 in the NASB
2 Corinthians 10 in the NBLA
2 Corinthians 10 in the NBS
2 Corinthians 10 in the NBVTP
2 Corinthians 10 in the NET2
2 Corinthians 10 in the NIV11
2 Corinthians 10 in the NNT
2 Corinthians 10 in the NNT2
2 Corinthians 10 in the NNT3
2 Corinthians 10 in the PDDPT
2 Corinthians 10 in the PFNT
2 Corinthians 10 in the RMNT
2 Corinthians 10 in the SBIAS
2 Corinthians 10 in the SBIBS
2 Corinthians 10 in the SBIBS2
2 Corinthians 10 in the SBICS
2 Corinthians 10 in the SBIDS
2 Corinthians 10 in the SBIGS
2 Corinthians 10 in the SBIHS
2 Corinthians 10 in the SBIIS
2 Corinthians 10 in the SBIIS2
2 Corinthians 10 in the SBIIS3
2 Corinthians 10 in the SBIKS
2 Corinthians 10 in the SBIKS2
2 Corinthians 10 in the SBIMS
2 Corinthians 10 in the SBIOS
2 Corinthians 10 in the SBIPS
2 Corinthians 10 in the SBISS
2 Corinthians 10 in the SBITS
2 Corinthians 10 in the SBITS2
2 Corinthians 10 in the SBITS3
2 Corinthians 10 in the SBITS4
2 Corinthians 10 in the SBIUS
2 Corinthians 10 in the SBIVS
2 Corinthians 10 in the SBT
2 Corinthians 10 in the SBT1E
2 Corinthians 10 in the SCHL
2 Corinthians 10 in the SNT
2 Corinthians 10 in the SUSU
2 Corinthians 10 in the SUSU2
2 Corinthians 10 in the SYNO
2 Corinthians 10 in the TBIAOTANT
2 Corinthians 10 in the TBT1E
2 Corinthians 10 in the TBT1E2
2 Corinthians 10 in the TFTIP
2 Corinthians 10 in the TFTU
2 Corinthians 10 in the TGNTATF3T
2 Corinthians 10 in the THAI
2 Corinthians 10 in the TNFD
2 Corinthians 10 in the TNT
2 Corinthians 10 in the TNTIK
2 Corinthians 10 in the TNTIL
2 Corinthians 10 in the TNTIN
2 Corinthians 10 in the TNTIP
2 Corinthians 10 in the TNTIZ
2 Corinthians 10 in the TOMA
2 Corinthians 10 in the TTENT
2 Corinthians 10 in the UBG
2 Corinthians 10 in the UGV
2 Corinthians 10 in the UGV2
2 Corinthians 10 in the UGV3
2 Corinthians 10 in the VBL
2 Corinthians 10 in the VDCC
2 Corinthians 10 in the YALU
2 Corinthians 10 in the YAPE
2 Corinthians 10 in the YBVTP
2 Corinthians 10 in the ZBP