Colossians 4 (BOICB)
1 Unu ndị nwe odibo, jirinụ ịkwụba aka ọtọ na ikpe ziri ezi na-emeso ndị ohu unu omume, ebe unu maara na unu onwe unu nwere onyenwe unu nʼeluigwe. 2 Na-anọgidenụ nʼekpere, nọọkwanụ na nche na-enyekwanụ ekele. 3 Na-echetakwanụ anyị nʼekpere, ka Chineke meghere anyị ụzọ ikwusa oziọma, ka anyị nwee ike kwusaa ihe omimi Kraịst, nke m ji maka ya nọrọ nʼụlọ mkpọrọ, 4 ka m nwee ike kwuo ya ka o doo anya otu m kwesiri. 5 Unu were amamihe na-achịkọta onwe unu nʼebe ndị nọ nʼezi nọ, jizienụ ohere ọbụla unu nwere nke ọma. 6 Ka okwu unu na-ekwu bụrụ nke jupụtara nʼamara na-atọ ụtọ, ka unu mụtakwa otu e si enye mmadụ ọsịsa dị mma. 7 Taịkikọs, ezi nwanna anyị, onye kwesikwara ntụkwasị obi, onye anyị na ya na-ejekọ ozi nʼọrụ Onyenwe anyị, ga-akọrọ unu ihe niile banyere m. 8 Ana m ezitere unu ya, ka unu mara ihe banyere ọnọdụ anyị nakwa ka ọ gbaa obi unu ume. 9 Ezi nwanna anyị nwoke bụ Onisimọs, onye kwesiri ntụkwasị obi, onye bụkwa otu nʼime unu, so ya na-abịa. Ha ga-agwa unu ihe niile na-eme nʼebe a. 10 Arịstakọs, onye mụ na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ, na-ekele unu. Mak nwanne Banabas na-ekelekwa unu. (Onye unu natara ihe ntụziaka banyere ya, ọ bụrụ na ọ bịarute nʼebe unu nọ, unu nabata ya nke ọma.) 11 Jisọs, onye a na-akpọkwa Jọstus, na-ekelekwa unu. Ọ bụ naanị ndị a bụ ndị Juu mụ na ha na-arụkọ ọrụ alaeze Chineke nʼebe a. Ha na-eme nnọọ nke ọma, na-enye m obi ụtọ. 12 Epafras, odibo Kraịst Jisọs na onye bụkwa otu onye nʼime ọgbakọ unu na-ekele unu. Oge niile ka ọ na-ekpe ekpere nʼihi unu, na-arịọ ka unu guzosie ike bụrụ ndị tozuru etozu na ndị kwesiri ike nʼọchịchọ niile nke Chineke. 13 Ana m agbara ya akaebe na ọ rụsịrị ọrụ ike nʼihi unu na nʼihi ndị Laodisia na ndị Hierapolis. 14 Ezi enyi anyị Luk, onye dibịa ukwu anyị na Dimas na-ekele unu. 15 Keleerenụ m ụmụnna anyị bi na Laodisia na nwanna anyị Nimfas na chọọchị na-ezukọ nʼụlọ ya. 16 Mgbe unu gụchara akwụkwọ a, hụnụ na a gụkwara ya na nzukọ dị na Laodisia. Gụọkwanụ nʼotu mgbe ahụ akwụkwọ nke si na Laodisia bịa. 17 Gwanụ Akipos ka ọ kpachapụ anya rụchaa ọrụ Onyenwe anyị nyere ya ịrụ. 18 Eji m aka m dee ekele nke a mụ onwe m bụ Pọl. Unu echefula na m nọ nʼagbụ. Ka amara dịnyere unu.
In Other Versions
Colossians 4 in the ANGEFD
Colossians 4 in the ANTPNG2D
Colossians 4 in the AS21
Colossians 4 in the BAGH
Colossians 4 in the BBPNG
Colossians 4 in the BBT1E
Colossians 4 in the BDS
Colossians 4 in the BEV
Colossians 4 in the BHAD
Colossians 4 in the BIB
Colossians 4 in the BLPT
Colossians 4 in the BNT
Colossians 4 in the BNTABOOT
Colossians 4 in the BNTLV
Colossians 4 in the BOATCB
Colossians 4 in the BOATCB2
Colossians 4 in the BOBCV
Colossians 4 in the BOCNT
Colossians 4 in the BOECS
Colossians 4 in the BOGWICC
Colossians 4 in the BOHCB
Colossians 4 in the BOHCV
Colossians 4 in the BOHLNT
Colossians 4 in the BOHNTLTAL
Colossians 4 in the BOILNTAP
Colossians 4 in the BOITCV
Colossians 4 in the BOKCV
Colossians 4 in the BOKCV2
Colossians 4 in the BOKHWOG
Colossians 4 in the BOKSSV
Colossians 4 in the BOLCB
Colossians 4 in the BOLCB2
Colossians 4 in the BOMCV
Colossians 4 in the BONAV
Colossians 4 in the BONCB
Colossians 4 in the BONLT
Colossians 4 in the BONUT2
Colossians 4 in the BOPLNT
Colossians 4 in the BOSCB
Colossians 4 in the BOSNC
Colossians 4 in the BOTLNT
Colossians 4 in the BOVCB
Colossians 4 in the BOYCB
Colossians 4 in the BPBB
Colossians 4 in the BPH
Colossians 4 in the BSB
Colossians 4 in the CCB
Colossians 4 in the CUV
Colossians 4 in the CUVS
Colossians 4 in the DBT
Colossians 4 in the DGDNT
Colossians 4 in the DHNT
Colossians 4 in the DNT
Colossians 4 in the ELBE
Colossians 4 in the EMTV
Colossians 4 in the ESV
Colossians 4 in the FBV
Colossians 4 in the FEB
Colossians 4 in the GGMNT
Colossians 4 in the GNT
Colossians 4 in the HARY
Colossians 4 in the HNT
Colossians 4 in the IRVA
Colossians 4 in the IRVB
Colossians 4 in the IRVG
Colossians 4 in the IRVH
Colossians 4 in the IRVK
Colossians 4 in the IRVM
Colossians 4 in the IRVM2
Colossians 4 in the IRVO
Colossians 4 in the IRVP
Colossians 4 in the IRVT
Colossians 4 in the IRVT2
Colossians 4 in the IRVU
Colossians 4 in the ISVN
Colossians 4 in the JSNT
Colossians 4 in the KAPI
Colossians 4 in the KBT1ETNIK
Colossians 4 in the KBV
Colossians 4 in the KJV
Colossians 4 in the KNFD
Colossians 4 in the LBA
Colossians 4 in the LBLA
Colossians 4 in the LNT
Colossians 4 in the LSV
Colossians 4 in the MAAL
Colossians 4 in the MBV
Colossians 4 in the MBV2
Colossians 4 in the MHNT
Colossians 4 in the MKNFD
Colossians 4 in the MNG
Colossians 4 in the MNT
Colossians 4 in the MNT2
Colossians 4 in the MRS1T
Colossians 4 in the NAA
Colossians 4 in the NASB
Colossians 4 in the NBLA
Colossians 4 in the NBS
Colossians 4 in the NBVTP
Colossians 4 in the NET2
Colossians 4 in the NIV11
Colossians 4 in the NNT
Colossians 4 in the NNT2
Colossians 4 in the NNT3
Colossians 4 in the PDDPT
Colossians 4 in the PFNT
Colossians 4 in the RMNT
Colossians 4 in the SBIAS
Colossians 4 in the SBIBS
Colossians 4 in the SBIBS2
Colossians 4 in the SBICS
Colossians 4 in the SBIDS
Colossians 4 in the SBIGS
Colossians 4 in the SBIHS
Colossians 4 in the SBIIS
Colossians 4 in the SBIIS2
Colossians 4 in the SBIIS3
Colossians 4 in the SBIKS
Colossians 4 in the SBIKS2
Colossians 4 in the SBIMS
Colossians 4 in the SBIOS
Colossians 4 in the SBIPS
Colossians 4 in the SBISS
Colossians 4 in the SBITS
Colossians 4 in the SBITS2
Colossians 4 in the SBITS3
Colossians 4 in the SBITS4
Colossians 4 in the SBIUS
Colossians 4 in the SBIVS
Colossians 4 in the SBT
Colossians 4 in the SBT1E
Colossians 4 in the SCHL
Colossians 4 in the SNT
Colossians 4 in the SUSU
Colossians 4 in the SUSU2
Colossians 4 in the SYNO
Colossians 4 in the TBIAOTANT
Colossians 4 in the TBT1E
Colossians 4 in the TBT1E2
Colossians 4 in the TFTIP
Colossians 4 in the TFTU
Colossians 4 in the TGNTATF3T
Colossians 4 in the THAI
Colossians 4 in the TNFD
Colossians 4 in the TNT
Colossians 4 in the TNTIK
Colossians 4 in the TNTIL
Colossians 4 in the TNTIN
Colossians 4 in the TNTIP
Colossians 4 in the TNTIZ
Colossians 4 in the TOMA
Colossians 4 in the TTENT
Colossians 4 in the UBG
Colossians 4 in the UGV
Colossians 4 in the UGV2
Colossians 4 in the UGV3
Colossians 4 in the VBL
Colossians 4 in the VDCC
Colossians 4 in the YALU
Colossians 4 in the YAPE
Colossians 4 in the YBVTP
Colossians 4 in the ZBP