Ecclesiastes 5 (BOICB)
1 Mgbe ị na-aba nʼụlọ ukwu Chineke, lezie anya. Meghee ntị gị nke ọma, karịa ịchụ aja onyinye nke ndị nzuzu, ndị na-amaghị na ha na-eme ihe ọjọọ. 2 Abụla onye na-eme ọsịịsọ ikwu okwumaọbụ ime ngwangwa nʼime echiche obi gị,maọbụ ikwe Chineke nkwa ọnụ efu.Nʼihi na Chineke nọ nʼeluigwema naanị nʼụwa ka ị nọ,nʼihi ya ka okwu ọnụ gị dị ole na ole. 3 Dị ka ọtụtụ nchekasị si eweta ị rọọ nrọ,otu a ka okwu onye nzuzu si dị mgbe ọtụtụ okwu dị ya nʼọnụ. 4 Nʼihi ya, mgbe ị na-ekwe Chineke nkwa, atụfula oge imezu ihe ahụ, nʼihi na ihe banyere ndị nzuzu adịghị atọ Chineke ụtọ. Mezuo nkwa niile i kwere Chineke. 5 Ọ ka mma na ị gbara nkịtị karịa na ị ga-ekwe nkwa ma ị gaghị emezu ya. 6 Ekwela ka ọnụ gị duba gị na mmehie. Azọkwala onwe gị site nʼịgwa onyeozi Chineke, “na i kwere nkwa a na-amaghị ama.” Nʼihi gịnị ka Chineke ga-eji wee iwe nʼihi ihe ị kwuru, ma bibiekwa ọrụ aka gị? 7 Aga m eme, aga m eme, ma e meghị ya bụ naanị okwu efu. Ya mere, tụọ egwu Chineke. 8 Ọ bụrụ na ị hụ ebe a na-emegbu ndị ogbenye, na-anapụkwa ha ihe ruru ha site nʼikpe ikpe na-ezighị ezi na mpaghara obodo a na-achị achị, ya ejula gị anya, nʼihi na onyeisi ọbụla nwere onye na-atụrụ ya. Ndịisi na-atụ iwu nwekwara ndị kachasị ha elu. Otu a kwa, ọ dịkwa ndị dị elu karịa ha. 9 Mgbe ihe nnweta si nʼala ubi bara ụba, ọ na-abara onye ọbụla uru; ọ na-abakwara eze nʼonwe ya uru. 10 Onye ọbụla hụrụ ego nʼanya, ọ gaghị eju ya afọ.Onye ọbụla hụrụ akụnụba nʼanya adịghị enwe afọ ojuju nʼihe ọbụla.Nke a bụkwa ihe efu. 11 Akụ na-abawanye,ndị na-eri ya na-abawanyekwa.Olee uru ha bara nye onyenwe hakarịa iji anya ya abụọ na-ele ha? 12 Onye na-arụsị ọrụ ike na-arahụ ụra nke ọma,ma o riri nri nta ma o rikwaranụ nke dị ukwuu,ma oke iriju afọ onye ọgaranyaanaghị ekwe ya rahụ ụra. 13 Ahụrụ m ihe ọjọọ ọzọ nʼokpuru anyanwụ,mmadụ debere akụnụba ruo mgbe o wetara ya ihe mgbu, 14 ma akụnụba ndị ahụ bụ ihe furu site nʼọdachinke bụ na mgbe ha mụtara ụmụ,o nwekwaghị ihe fọdụrụ ụmụ ahụ iketa. 15 Dịka mmadụ si gbara ọtọ site nʼafọ nne ya bata nʼụwa,otu a ka anyị ga-esi hapụ ya.O nweghị ihe ọ ga-ebu pụọ site na ndọgbu niileọ dọgburu onwe ya nʼọrụ. 16 Ma nke a bụ ihe ọjọọ nke na-egbu mgbu nʼobi.Mmadụ na-ala dịka o siri bịa.Gịnị bụ uru ya,mgbe ọ na-adọgbu onwe ya nʼọrụ nye ifufe? 17 Ụbọchị ndụ ya niile, ọ na-eri ihe nʼọchịchịrị,site oke mgbagwoju anya, na nsogbu na iwe. 18 Ma achọpụtara m na ọ bụ ihe dị mma na ihe kwesiri omume, ka nwoke rie ihe ma ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ Ka ọ chọtakwa afọ ojuju nʼime ndọgbu niile nke ọrụ ọ ruru nʼokpuru anyanwụ, nʼoge mkpụmkpụ ndụ nke Chineke nyere ya. Nʼihi na nke a bụ oke ya. 19 Ọzọkwa, ọ bụrụ na Chineke enye mmadụ akụnụba na ihe nweta, ma nyekwa ya ike ọ ga-eji kporie ndụ nʼime ihe ndị a, ya nabata nke a dị ka oke ya ma were ọṅụ rụọ ọrụ ya. Ha bụ onyinye si nʼaka Chineke. 20 Ebe ọ bụ na Chineke enyela ya obi ụtọ, ụbọchị ndụ ya ekwesighị iwetara ya oke echiche.
In Other Versions
Ecclesiastes 5 in the ANGEFD
Ecclesiastes 5 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 5 in the AS21
Ecclesiastes 5 in the BAGH
Ecclesiastes 5 in the BBPNG
Ecclesiastes 5 in the BBT1E
Ecclesiastes 5 in the BDS
Ecclesiastes 5 in the BEV
Ecclesiastes 5 in the BHAD
Ecclesiastes 5 in the BIB
Ecclesiastes 5 in the BLPT
Ecclesiastes 5 in the BNT
Ecclesiastes 5 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 5 in the BNTLV
Ecclesiastes 5 in the BOATCB
Ecclesiastes 5 in the BOATCB2
Ecclesiastes 5 in the BOBCV
Ecclesiastes 5 in the BOCNT
Ecclesiastes 5 in the BOECS
Ecclesiastes 5 in the BOGWICC
Ecclesiastes 5 in the BOHCB
Ecclesiastes 5 in the BOHCV
Ecclesiastes 5 in the BOHLNT
Ecclesiastes 5 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 5 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 5 in the BOITCV
Ecclesiastes 5 in the BOKCV
Ecclesiastes 5 in the BOKCV2
Ecclesiastes 5 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 5 in the BOKSSV
Ecclesiastes 5 in the BOLCB
Ecclesiastes 5 in the BOLCB2
Ecclesiastes 5 in the BOMCV
Ecclesiastes 5 in the BONAV
Ecclesiastes 5 in the BONCB
Ecclesiastes 5 in the BONLT
Ecclesiastes 5 in the BONUT2
Ecclesiastes 5 in the BOPLNT
Ecclesiastes 5 in the BOSCB
Ecclesiastes 5 in the BOSNC
Ecclesiastes 5 in the BOTLNT
Ecclesiastes 5 in the BOVCB
Ecclesiastes 5 in the BOYCB
Ecclesiastes 5 in the BPBB
Ecclesiastes 5 in the BPH
Ecclesiastes 5 in the BSB
Ecclesiastes 5 in the CCB
Ecclesiastes 5 in the CUV
Ecclesiastes 5 in the CUVS
Ecclesiastes 5 in the DBT
Ecclesiastes 5 in the DGDNT
Ecclesiastes 5 in the DHNT
Ecclesiastes 5 in the DNT
Ecclesiastes 5 in the ELBE
Ecclesiastes 5 in the EMTV
Ecclesiastes 5 in the ESV
Ecclesiastes 5 in the FBV
Ecclesiastes 5 in the FEB
Ecclesiastes 5 in the GGMNT
Ecclesiastes 5 in the GNT
Ecclesiastes 5 in the HARY
Ecclesiastes 5 in the HNT
Ecclesiastes 5 in the IRVA
Ecclesiastes 5 in the IRVB
Ecclesiastes 5 in the IRVG
Ecclesiastes 5 in the IRVH
Ecclesiastes 5 in the IRVK
Ecclesiastes 5 in the IRVM
Ecclesiastes 5 in the IRVM2
Ecclesiastes 5 in the IRVO
Ecclesiastes 5 in the IRVP
Ecclesiastes 5 in the IRVT
Ecclesiastes 5 in the IRVT2
Ecclesiastes 5 in the IRVU
Ecclesiastes 5 in the ISVN
Ecclesiastes 5 in the JSNT
Ecclesiastes 5 in the KAPI
Ecclesiastes 5 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 5 in the KBV
Ecclesiastes 5 in the KJV
Ecclesiastes 5 in the KNFD
Ecclesiastes 5 in the LBA
Ecclesiastes 5 in the LBLA
Ecclesiastes 5 in the LNT
Ecclesiastes 5 in the LSV
Ecclesiastes 5 in the MAAL
Ecclesiastes 5 in the MBV
Ecclesiastes 5 in the MBV2
Ecclesiastes 5 in the MHNT
Ecclesiastes 5 in the MKNFD
Ecclesiastes 5 in the MNG
Ecclesiastes 5 in the MNT
Ecclesiastes 5 in the MNT2
Ecclesiastes 5 in the MRS1T
Ecclesiastes 5 in the NAA
Ecclesiastes 5 in the NASB
Ecclesiastes 5 in the NBLA
Ecclesiastes 5 in the NBS
Ecclesiastes 5 in the NBVTP
Ecclesiastes 5 in the NET2
Ecclesiastes 5 in the NIV11
Ecclesiastes 5 in the NNT
Ecclesiastes 5 in the NNT2
Ecclesiastes 5 in the NNT3
Ecclesiastes 5 in the PDDPT
Ecclesiastes 5 in the PFNT
Ecclesiastes 5 in the RMNT
Ecclesiastes 5 in the SBIAS
Ecclesiastes 5 in the SBIBS
Ecclesiastes 5 in the SBIBS2
Ecclesiastes 5 in the SBICS
Ecclesiastes 5 in the SBIDS
Ecclesiastes 5 in the SBIGS
Ecclesiastes 5 in the SBIHS
Ecclesiastes 5 in the SBIIS
Ecclesiastes 5 in the SBIIS2
Ecclesiastes 5 in the SBIIS3
Ecclesiastes 5 in the SBIKS
Ecclesiastes 5 in the SBIKS2
Ecclesiastes 5 in the SBIMS
Ecclesiastes 5 in the SBIOS
Ecclesiastes 5 in the SBIPS
Ecclesiastes 5 in the SBISS
Ecclesiastes 5 in the SBITS
Ecclesiastes 5 in the SBITS2
Ecclesiastes 5 in the SBITS3
Ecclesiastes 5 in the SBITS4
Ecclesiastes 5 in the SBIUS
Ecclesiastes 5 in the SBIVS
Ecclesiastes 5 in the SBT
Ecclesiastes 5 in the SBT1E
Ecclesiastes 5 in the SCHL
Ecclesiastes 5 in the SNT
Ecclesiastes 5 in the SUSU
Ecclesiastes 5 in the SUSU2
Ecclesiastes 5 in the SYNO
Ecclesiastes 5 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 5 in the TBT1E
Ecclesiastes 5 in the TBT1E2
Ecclesiastes 5 in the TFTIP
Ecclesiastes 5 in the TFTU
Ecclesiastes 5 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 5 in the THAI
Ecclesiastes 5 in the TNFD
Ecclesiastes 5 in the TNT
Ecclesiastes 5 in the TNTIK
Ecclesiastes 5 in the TNTIL
Ecclesiastes 5 in the TNTIN
Ecclesiastes 5 in the TNTIP
Ecclesiastes 5 in the TNTIZ
Ecclesiastes 5 in the TOMA
Ecclesiastes 5 in the TTENT
Ecclesiastes 5 in the UBG
Ecclesiastes 5 in the UGV
Ecclesiastes 5 in the UGV2
Ecclesiastes 5 in the UGV3
Ecclesiastes 5 in the VBL
Ecclesiastes 5 in the VDCC
Ecclesiastes 5 in the YALU
Ecclesiastes 5 in the YAPE
Ecclesiastes 5 in the YBVTP
Ecclesiastes 5 in the ZBP