Hosea 12 (BOICB)
1 Akaọrụ Ifrem bụ naanị ịchụso ikuku,ọ na-achụso ikuku si nʼọwụwa anyanwụ bido nʼụtụtụ ruo nʼabalị.Otu a ka ha si eme ka ịgha ụgha, na ime ihe ike na-abawanye ụba.Ha na Asịrịa na-agbakwa ndụ,ha na-ebugakwa mmanụ nʼIjipt. 2 ONYENWE ANYỊ na-akpọ Juda ikpe.Ọ ga-ata Jekọb ahụhụ dịka ụzọ ya si dị,kwụghachikwa ya dịka omume ya si dị. 3 Mgbe ọ nọ nʼafọ nne ya ka o jidere nwanne ya nwoke nʼikiri ụkwụ.Mgbe ọ ghọrọ dimkpa, ya na Chineke gbara mgba. 4 E, ya na mmụọ ozi gbara mgba.Nʼoge ahụ, o jidesiri ya aka ike, kwaa akwa, rịọọ ngọzị site nʼaka ya.Ọ hụrụ ya na Betel,gwaakwa ya okwu, 5 ONYENWE ANYỊ Chineke onye pụrụ ime ihe niile, ONYENWE ANYỊ bụ aha ya. 6 Ịghaghị ịlọghachikwute Chineke gị,guzosie ike nʼịhụnanya na ikpe ziri ezi,na-elekwa anya Chineke gị mgbe niile. 7 Onye ahịa na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ na-erenye ndị mmadụ ahịa,ọ hụrụ imegbu emegbu nʼanya. 8 Ifrem kwuru,“Abaala m ọgaranya! Abụrụla m onye nwere akụnụba dị ukwuu!Ọ bụ ezie na m bụ onye nwere akụ dị ukwuu,ma agaghị achọta njehie maọbụ mmehie ọbụla nʼime m.” 9 “Abụ m ONYENWE ANYỊ na Chineke gị,onye si nʼIjipt kpọpụta unu.Aga m emekwa ka ị biri nʼụlọ ikwu ọzọ,dịka ọ dị nʼoge mmemme ndị ahụ niile a kara aka. 10 A gwara m ndị amụma,ọ bụ m mere ka ha hụ ọhụ dị iche iche,sitekwa nʼọnụ ndị amụma tụọ ilu dị iche iche.” 11 Gilead ọ na-eme ajọ ihe?Ndị ya bụ ndị efulefu.Ha na-achụ aja oke ehi dị iche iche na Gilgal?Ebe ịchụ aja ha niile ga a dịka ebe a chịkọtara ukwu nkume,nke dị nʼubi a kọrọ akọ. 12 Jekọb gbalagara nʼala Aram;Izrel fere ofufe nʼihi inweta nwunye,nʼihi ịkwụ ụgwọ ya, o lekọtara atụrụ. 13 Ọ bụkwa onye amụma ka ONYENWE ANYỊ ji site nʼIjipt kpọpụta Izrel,o sitekwara nʼaka onye amụma lekọtazie ya anya. 14 Ma Ifrem akpasuola iwe ilu nke ukwuu.Onyenwe ya ga-awụkwasịkwa ya ikpe ọmụma.Ọ ga-akwụghachi ya dịka nlelị ya si dị.
In Other Versions
Hosea 12 in the ANGEFD
Hosea 12 in the ANTPNG2D
Hosea 12 in the AS21
Hosea 12 in the BAGH
Hosea 12 in the BBPNG
Hosea 12 in the BBT1E
Hosea 12 in the BDS
Hosea 12 in the BEV
Hosea 12 in the BHAD
Hosea 12 in the BIB
Hosea 12 in the BLPT
Hosea 12 in the BNT
Hosea 12 in the BNTABOOT
Hosea 12 in the BNTLV
Hosea 12 in the BOATCB
Hosea 12 in the BOATCB2
Hosea 12 in the BOBCV
Hosea 12 in the BOCNT
Hosea 12 in the BOECS
Hosea 12 in the BOGWICC
Hosea 12 in the BOHCB
Hosea 12 in the BOHCV
Hosea 12 in the BOHLNT
Hosea 12 in the BOHNTLTAL
Hosea 12 in the BOILNTAP
Hosea 12 in the BOITCV
Hosea 12 in the BOKCV
Hosea 12 in the BOKCV2
Hosea 12 in the BOKHWOG
Hosea 12 in the BOKSSV
Hosea 12 in the BOLCB
Hosea 12 in the BOLCB2
Hosea 12 in the BOMCV
Hosea 12 in the BONAV
Hosea 12 in the BONCB
Hosea 12 in the BONLT
Hosea 12 in the BONUT2
Hosea 12 in the BOPLNT
Hosea 12 in the BOSCB
Hosea 12 in the BOSNC
Hosea 12 in the BOTLNT
Hosea 12 in the BOVCB
Hosea 12 in the BOYCB
Hosea 12 in the BPBB
Hosea 12 in the BPH
Hosea 12 in the BSB
Hosea 12 in the CCB
Hosea 12 in the CUV
Hosea 12 in the CUVS
Hosea 12 in the DBT
Hosea 12 in the DGDNT
Hosea 12 in the DHNT
Hosea 12 in the DNT
Hosea 12 in the ELBE
Hosea 12 in the EMTV
Hosea 12 in the ESV
Hosea 12 in the FBV
Hosea 12 in the FEB
Hosea 12 in the GGMNT
Hosea 12 in the GNT
Hosea 12 in the HARY
Hosea 12 in the HNT
Hosea 12 in the IRVA
Hosea 12 in the IRVB
Hosea 12 in the IRVG
Hosea 12 in the IRVH
Hosea 12 in the IRVK
Hosea 12 in the IRVM
Hosea 12 in the IRVM2
Hosea 12 in the IRVO
Hosea 12 in the IRVP
Hosea 12 in the IRVT
Hosea 12 in the IRVT2
Hosea 12 in the IRVU
Hosea 12 in the ISVN
Hosea 12 in the JSNT
Hosea 12 in the KAPI
Hosea 12 in the KBT1ETNIK
Hosea 12 in the KBV
Hosea 12 in the KJV
Hosea 12 in the KNFD
Hosea 12 in the LBA
Hosea 12 in the LBLA
Hosea 12 in the LNT
Hosea 12 in the LSV
Hosea 12 in the MAAL
Hosea 12 in the MBV
Hosea 12 in the MBV2
Hosea 12 in the MHNT
Hosea 12 in the MKNFD
Hosea 12 in the MNG
Hosea 12 in the MNT
Hosea 12 in the MNT2
Hosea 12 in the MRS1T
Hosea 12 in the NAA
Hosea 12 in the NASB
Hosea 12 in the NBLA
Hosea 12 in the NBS
Hosea 12 in the NBVTP
Hosea 12 in the NET2
Hosea 12 in the NIV11
Hosea 12 in the NNT
Hosea 12 in the NNT2
Hosea 12 in the NNT3
Hosea 12 in the PDDPT
Hosea 12 in the PFNT
Hosea 12 in the RMNT
Hosea 12 in the SBIAS
Hosea 12 in the SBIBS
Hosea 12 in the SBIBS2
Hosea 12 in the SBICS
Hosea 12 in the SBIDS
Hosea 12 in the SBIGS
Hosea 12 in the SBIHS
Hosea 12 in the SBIIS
Hosea 12 in the SBIIS2
Hosea 12 in the SBIIS3
Hosea 12 in the SBIKS
Hosea 12 in the SBIKS2
Hosea 12 in the SBIMS
Hosea 12 in the SBIOS
Hosea 12 in the SBIPS
Hosea 12 in the SBISS
Hosea 12 in the SBITS
Hosea 12 in the SBITS2
Hosea 12 in the SBITS3
Hosea 12 in the SBITS4
Hosea 12 in the SBIUS
Hosea 12 in the SBIVS
Hosea 12 in the SBT
Hosea 12 in the SBT1E
Hosea 12 in the SCHL
Hosea 12 in the SNT
Hosea 12 in the SUSU
Hosea 12 in the SUSU2
Hosea 12 in the SYNO
Hosea 12 in the TBIAOTANT
Hosea 12 in the TBT1E
Hosea 12 in the TBT1E2
Hosea 12 in the TFTIP
Hosea 12 in the TFTU
Hosea 12 in the TGNTATF3T
Hosea 12 in the THAI
Hosea 12 in the TNFD
Hosea 12 in the TNT
Hosea 12 in the TNTIK
Hosea 12 in the TNTIL
Hosea 12 in the TNTIN
Hosea 12 in the TNTIP
Hosea 12 in the TNTIZ
Hosea 12 in the TOMA
Hosea 12 in the TTENT
Hosea 12 in the UBG
Hosea 12 in the UGV
Hosea 12 in the UGV2
Hosea 12 in the UGV3
Hosea 12 in the VBL
Hosea 12 in the VDCC
Hosea 12 in the YALU
Hosea 12 in the YAPE
Hosea 12 in the YBVTP
Hosea 12 in the ZBP