Isaiah 52 (BOICB)

1 Teta, teta gị Zayọn,yikwasị onwe gị ike dịka uwe!Yikwasị onwe gị uwe mara mma,gị Jerusalem, obodo dị nsọ.Ndị a na-ebighị ugwu na ndị rụrụ arụagaghị abata nʼime gị ọzọ. 2 Kụchapụ aja dị nʼahụ gị,bilie ọtọ, gị Jerusalem, nọdụ ala nʼocheeze gị.Tọpụ onwe gị site nʼagbụ igwe e kere gị nʼolu,gị ada Zayọn, a dọtara nʼagha. 3 Nʼihi na otu a ka ONYENWE ANYỊ sịrị,“Nʼefu ka erere unu, anaghị ndị zụrụ unu ego ọbụla,ọ bụghịkwa ego ka a ga-eji gbapụta unu.” 4 Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru,“Na mbụ, ọ bụ nʼala Ijipt ka ndị m gara biri,ugbu a, ọ bụ ndị Asịrịa na-akpagbu ha. 5 “Ma ugbu a, gịnị ka m nwere nʼebe a?” bụ ihe ONYENWE ANYỊ kwupụtara.“Ebe ọ bụ na e durula ndị m pụọ nʼefu,ndị na-achị ha na-akwakwa ha emo na-achị ha ọchị nlelị,”ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara.“Ha na-ekwulukwa aha mogologo ụbọchị niile. 6 Nʼihi ya, ndị m ga-ama aha m;nʼihi nke a, ha ga-amarakwa nʼụbọchị ahụna ọ bụ Mụ onwe m kwuru na ọ ga-eme.E, ọ bụ mụ onwe m.” 7 Lee ka ha si maa mma nʼelu ugwubụ ụkwụ ndị na-eweta oziọma,onye na-ekwusa okwu udo,e, onye na-eweta akụkọ ọma,onye na-agbasa akụkọ banyere nzọpụta,onye na-asị Zayọn,“Lee, Chineke gị bụ eze!” 8 Geenụ ntị! Nụrụnụ olu ndị nche unu,ndị na-eweli olu ha elu na-eti mkpu ọṅụ.Nʼihi na mgbe ONYENWE ANYỊ ga-alọghachi Zayọn,ha ga-ahụ ya anya. 9 Tienụ mkpu ọṅụunu mkpọmkpọ ebe niile e tikpọrọ etikpọ na Jerusalem,nʼihi na ONYENWE ANYỊ akasịela ndị ya obi.Ọ gbapụtala Jerusalem. 10 ONYENWE ANYỊ ga-emeka mba niile hụrụ ike ya dị nsọ;ebe niile ụwa sọtụrụ ga-ahụkwanzọpụta Chineke anyị. 11 Wezuganụ onwe unu, wezuganụ onwe unu, sinụ nʼebe ahụ pụọ.Unu emetụkwala ihe ọbụla rụrụ arụ aka.Sitenụ nʼetiti ya pụta, dịrịnụ ọcha,unu ndị na-ebu ihe dị iche iche nke ụlọ ONYENWE ANYỊ. 12 Ma unu agaghị eji ọkụ ọkụ pụọ,unu agakwaghị agbapụ ọsọ,nʼihi na ONYENWE ANYỊ ga-ebutere unu ụzọ,ọ bụkwa ya, Chineke Izrel, ga-echebe unu nʼazụ. 13 Lee, ohu m ga-enwe uche,a ga-ebulikwa ya elu, ọ ga-abụkwa onye a na-asọpụrụ. 14 Dịka ibubo si nwụọ ọtụtụ ndị mmadụ nʼahụ;otu a ka ihu ya bụ ihe e bibiri ebibi nke ukwuu, nke mere na ọ dịkwaghị ka ihu mmadụ ọzọ,anụ ahụ ya ka ebibikwara nʼụzọ ọ na-agaghị eyikwa anụ ahụ mmadụ. 15 Otu a ka ọ ga-esi fesaa ọtụtụ mba dị iche iche,ndị eze ga-emechikwa ọnụ ha nʼihi ya,ọ bụ ihe a na-agwaghị ha ka ha ga-ahụ,ihe ha a ka anụbeghị, ka ha ga-aghọtakwa.

In Other Versions

Isaiah 52 in the ANGEFD

Isaiah 52 in the ANTPNG2D

Isaiah 52 in the AS21

Isaiah 52 in the BAGH

Isaiah 52 in the BBPNG

Isaiah 52 in the BBT1E

Isaiah 52 in the BDS

Isaiah 52 in the BEV

Isaiah 52 in the BHAD

Isaiah 52 in the BIB

Isaiah 52 in the BLPT

Isaiah 52 in the BNT

Isaiah 52 in the BNTABOOT

Isaiah 52 in the BNTLV

Isaiah 52 in the BOATCB

Isaiah 52 in the BOATCB2

Isaiah 52 in the BOBCV

Isaiah 52 in the BOCNT

Isaiah 52 in the BOECS

Isaiah 52 in the BOGWICC

Isaiah 52 in the BOHCB

Isaiah 52 in the BOHCV

Isaiah 52 in the BOHLNT

Isaiah 52 in the BOHNTLTAL

Isaiah 52 in the BOILNTAP

Isaiah 52 in the BOITCV

Isaiah 52 in the BOKCV

Isaiah 52 in the BOKCV2

Isaiah 52 in the BOKHWOG

Isaiah 52 in the BOKSSV

Isaiah 52 in the BOLCB

Isaiah 52 in the BOLCB2

Isaiah 52 in the BOMCV

Isaiah 52 in the BONAV

Isaiah 52 in the BONCB

Isaiah 52 in the BONLT

Isaiah 52 in the BONUT2

Isaiah 52 in the BOPLNT

Isaiah 52 in the BOSCB

Isaiah 52 in the BOSNC

Isaiah 52 in the BOTLNT

Isaiah 52 in the BOVCB

Isaiah 52 in the BOYCB

Isaiah 52 in the BPBB

Isaiah 52 in the BPH

Isaiah 52 in the BSB

Isaiah 52 in the CCB

Isaiah 52 in the CUV

Isaiah 52 in the CUVS

Isaiah 52 in the DBT

Isaiah 52 in the DGDNT

Isaiah 52 in the DHNT

Isaiah 52 in the DNT

Isaiah 52 in the ELBE

Isaiah 52 in the EMTV

Isaiah 52 in the ESV

Isaiah 52 in the FBV

Isaiah 52 in the FEB

Isaiah 52 in the GGMNT

Isaiah 52 in the GNT

Isaiah 52 in the HARY

Isaiah 52 in the HNT

Isaiah 52 in the IRVA

Isaiah 52 in the IRVB

Isaiah 52 in the IRVG

Isaiah 52 in the IRVH

Isaiah 52 in the IRVK

Isaiah 52 in the IRVM

Isaiah 52 in the IRVM2

Isaiah 52 in the IRVO

Isaiah 52 in the IRVP

Isaiah 52 in the IRVT

Isaiah 52 in the IRVT2

Isaiah 52 in the IRVU

Isaiah 52 in the ISVN

Isaiah 52 in the JSNT

Isaiah 52 in the KAPI

Isaiah 52 in the KBT1ETNIK

Isaiah 52 in the KBV

Isaiah 52 in the KJV

Isaiah 52 in the KNFD

Isaiah 52 in the LBA

Isaiah 52 in the LBLA

Isaiah 52 in the LNT

Isaiah 52 in the LSV

Isaiah 52 in the MAAL

Isaiah 52 in the MBV

Isaiah 52 in the MBV2

Isaiah 52 in the MHNT

Isaiah 52 in the MKNFD

Isaiah 52 in the MNG

Isaiah 52 in the MNT

Isaiah 52 in the MNT2

Isaiah 52 in the MRS1T

Isaiah 52 in the NAA

Isaiah 52 in the NASB

Isaiah 52 in the NBLA

Isaiah 52 in the NBS

Isaiah 52 in the NBVTP

Isaiah 52 in the NET2

Isaiah 52 in the NIV11

Isaiah 52 in the NNT

Isaiah 52 in the NNT2

Isaiah 52 in the NNT3

Isaiah 52 in the PDDPT

Isaiah 52 in the PFNT

Isaiah 52 in the RMNT

Isaiah 52 in the SBIAS

Isaiah 52 in the SBIBS

Isaiah 52 in the SBIBS2

Isaiah 52 in the SBICS

Isaiah 52 in the SBIDS

Isaiah 52 in the SBIGS

Isaiah 52 in the SBIHS

Isaiah 52 in the SBIIS

Isaiah 52 in the SBIIS2

Isaiah 52 in the SBIIS3

Isaiah 52 in the SBIKS

Isaiah 52 in the SBIKS2

Isaiah 52 in the SBIMS

Isaiah 52 in the SBIOS

Isaiah 52 in the SBIPS

Isaiah 52 in the SBISS

Isaiah 52 in the SBITS

Isaiah 52 in the SBITS2

Isaiah 52 in the SBITS3

Isaiah 52 in the SBITS4

Isaiah 52 in the SBIUS

Isaiah 52 in the SBIVS

Isaiah 52 in the SBT

Isaiah 52 in the SBT1E

Isaiah 52 in the SCHL

Isaiah 52 in the SNT

Isaiah 52 in the SUSU

Isaiah 52 in the SUSU2

Isaiah 52 in the SYNO

Isaiah 52 in the TBIAOTANT

Isaiah 52 in the TBT1E

Isaiah 52 in the TBT1E2

Isaiah 52 in the TFTIP

Isaiah 52 in the TFTU

Isaiah 52 in the TGNTATF3T

Isaiah 52 in the THAI

Isaiah 52 in the TNFD

Isaiah 52 in the TNT

Isaiah 52 in the TNTIK

Isaiah 52 in the TNTIL

Isaiah 52 in the TNTIN

Isaiah 52 in the TNTIP

Isaiah 52 in the TNTIZ

Isaiah 52 in the TOMA

Isaiah 52 in the TTENT

Isaiah 52 in the UBG

Isaiah 52 in the UGV

Isaiah 52 in the UGV2

Isaiah 52 in the UGV3

Isaiah 52 in the VBL

Isaiah 52 in the VDCC

Isaiah 52 in the YALU

Isaiah 52 in the YAPE

Isaiah 52 in the YBVTP

Isaiah 52 in the ZBP