Isaiah 55 (BOICB)
1 Gee ntị, bịa onye ọbụla akpịrị na-akpọ nkụ,bịanụ na mmiri,unu ndị na-enweghị egobịanụ zụọ, riekwa.Bịanụ, zuru mmanya na mmiri ara ehina-ejighị ego na-arụghị ọnụahịa ọbụla. 2 Nʼihi gịnị ka i ji na-atụfu ego gị ịzụ ihe na-abụghị ezi nri?Gịnị mere i ji na-adọgbu onwe gị nʼọrụ nʼihe na-apụghị iju gị afọ?Gee ntị, geenụ m ntị nke ọma, rie ezigbo nrimkpụrụobi gị ga-enwe afọ ojuju na nri dị ezi mma! 3 “Tọọnụ ntị unu nʼala, bịakwute m!Gee ntị, ka inwe ike dị ndụ.Mụ na unu ga-aba nʼọgbụgba ndụ ebighị ebi,bụ ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi nke m kwere Devid na nkwa. 4 Lee, emere m ya ka ọ ghọọrọ ndị niile dị iche iche onyeama,ka ọ bụrụ onyendu na onyeisi ọchịchị nye ndị niile dị iche iche. 5 Nʼezie, gị onwe gị ga-akpọku mba dị iche iche na i maghị,mba ndị ahụ na-amaghị gị ga-ejikwa ọsọ gbakwute gị,nʼihi ONYENWE ANYỊ Chineke gị,Onye nsọ nke Izrel,nʼihi na o meela ka ị bụrụ ihe dị oke mma.” 6 Chọọnụ ONYENWE ANYỊ mgbe a ga-achọta ya.Kpọkuonụ ya mgbe ọ nọ nso. 7 Ka onye na-eme ihe ọjọọ hapụ ụzọ ya,ka onye ajọ omume hapụ echiche ọjọọ ya niile.Ka ha tụgharịa bịakwute ONYENWE ANYỊ, ọ ga-emere ha ebere,ha bịakwute Chineke anyị, nʼihi na ọ ga-agbaghara ha mmehie ha niile. 8 “Nʼihi na echiche m ha abụghị echiche unu,ụzọ unu niile, ha abụkwaghị ụzọ m,”ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara. 9 “Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa,otu a ka ụzọ m niile si dị elu karịa ụzọ unu niile,otu a kwa ka echiche m niile si dị elu karịa echiche unu niile. 10 Dịka mmiri na mkpụrụ mmirisi esi nʼeluigwe ada nʼụwana-alaghachighị nʼeluigwema ọ bụrụ na o meghị ka mmiri dee ala,mee ka ihe ubi pupụta, too eto,meekwa ka ọ mịa mkpụrụ nye onye na-akụ ihe ọkụkụ, bụrụkwa ihe oriri nye onye na-eri nri. 11 Otu a ka okwu si m nʼọnụ pụọ si adị.Ana m ezipu ya, ọ gaghị alọghachikwute m nʼefu.Ọ ga-emezu ihe niile m chọrọ ka o mee,baakwa ụba ebe ọbụla m zigara ya. 12 Nʼihi na unu ga-eji ọṅụ pụọ,a ga-esikwa nʼebe ahụ dupụta unu nʼudo.Ugwu ukwu niile, na ugwu nta niilena osisi niile nke ubi,ga-eti mkpu ọṅụ,kụọkwa aka nʼobi ụtọ. 13 Ebe ogwu na-eto na mbụ, osisi junipa ga-eto na ya;ebe uke toro, osisi mietul ga-eto na ya.Ihe ndị a ga-aghọrọ ONYENWE ANYỊ aha dị ukwuu,nke ga-abụkwa ihe ịrịbamaga-adị ruo mgbe ebighị ebi.”
In Other Versions
Isaiah 55 in the ANGEFD
Isaiah 55 in the ANTPNG2D
Isaiah 55 in the AS21
Isaiah 55 in the BAGH
Isaiah 55 in the BBPNG
Isaiah 55 in the BBT1E
Isaiah 55 in the BDS
Isaiah 55 in the BEV
Isaiah 55 in the BHAD
Isaiah 55 in the BIB
Isaiah 55 in the BLPT
Isaiah 55 in the BNT
Isaiah 55 in the BNTABOOT
Isaiah 55 in the BNTLV
Isaiah 55 in the BOATCB
Isaiah 55 in the BOATCB2
Isaiah 55 in the BOBCV
Isaiah 55 in the BOCNT
Isaiah 55 in the BOECS
Isaiah 55 in the BOGWICC
Isaiah 55 in the BOHCB
Isaiah 55 in the BOHCV
Isaiah 55 in the BOHLNT
Isaiah 55 in the BOHNTLTAL
Isaiah 55 in the BOILNTAP
Isaiah 55 in the BOITCV
Isaiah 55 in the BOKCV
Isaiah 55 in the BOKCV2
Isaiah 55 in the BOKHWOG
Isaiah 55 in the BOKSSV
Isaiah 55 in the BOLCB
Isaiah 55 in the BOLCB2
Isaiah 55 in the BOMCV
Isaiah 55 in the BONAV
Isaiah 55 in the BONCB
Isaiah 55 in the BONLT
Isaiah 55 in the BONUT2
Isaiah 55 in the BOPLNT
Isaiah 55 in the BOSCB
Isaiah 55 in the BOSNC
Isaiah 55 in the BOTLNT
Isaiah 55 in the BOVCB
Isaiah 55 in the BOYCB
Isaiah 55 in the BPBB
Isaiah 55 in the BPH
Isaiah 55 in the BSB
Isaiah 55 in the CCB
Isaiah 55 in the CUV
Isaiah 55 in the CUVS
Isaiah 55 in the DBT
Isaiah 55 in the DGDNT
Isaiah 55 in the DHNT
Isaiah 55 in the DNT
Isaiah 55 in the ELBE
Isaiah 55 in the EMTV
Isaiah 55 in the ESV
Isaiah 55 in the FBV
Isaiah 55 in the FEB
Isaiah 55 in the GGMNT
Isaiah 55 in the GNT
Isaiah 55 in the HARY
Isaiah 55 in the HNT
Isaiah 55 in the IRVA
Isaiah 55 in the IRVB
Isaiah 55 in the IRVG
Isaiah 55 in the IRVH
Isaiah 55 in the IRVK
Isaiah 55 in the IRVM
Isaiah 55 in the IRVM2
Isaiah 55 in the IRVO
Isaiah 55 in the IRVP
Isaiah 55 in the IRVT
Isaiah 55 in the IRVT2
Isaiah 55 in the IRVU
Isaiah 55 in the ISVN
Isaiah 55 in the JSNT
Isaiah 55 in the KAPI
Isaiah 55 in the KBT1ETNIK
Isaiah 55 in the KBV
Isaiah 55 in the KJV
Isaiah 55 in the KNFD
Isaiah 55 in the LBA
Isaiah 55 in the LBLA
Isaiah 55 in the LNT
Isaiah 55 in the LSV
Isaiah 55 in the MAAL
Isaiah 55 in the MBV
Isaiah 55 in the MBV2
Isaiah 55 in the MHNT
Isaiah 55 in the MKNFD
Isaiah 55 in the MNG
Isaiah 55 in the MNT
Isaiah 55 in the MNT2
Isaiah 55 in the MRS1T
Isaiah 55 in the NAA
Isaiah 55 in the NASB
Isaiah 55 in the NBLA
Isaiah 55 in the NBS
Isaiah 55 in the NBVTP
Isaiah 55 in the NET2
Isaiah 55 in the NIV11
Isaiah 55 in the NNT
Isaiah 55 in the NNT2
Isaiah 55 in the NNT3
Isaiah 55 in the PDDPT
Isaiah 55 in the PFNT
Isaiah 55 in the RMNT
Isaiah 55 in the SBIAS
Isaiah 55 in the SBIBS
Isaiah 55 in the SBIBS2
Isaiah 55 in the SBICS
Isaiah 55 in the SBIDS
Isaiah 55 in the SBIGS
Isaiah 55 in the SBIHS
Isaiah 55 in the SBIIS
Isaiah 55 in the SBIIS2
Isaiah 55 in the SBIIS3
Isaiah 55 in the SBIKS
Isaiah 55 in the SBIKS2
Isaiah 55 in the SBIMS
Isaiah 55 in the SBIOS
Isaiah 55 in the SBIPS
Isaiah 55 in the SBISS
Isaiah 55 in the SBITS
Isaiah 55 in the SBITS2
Isaiah 55 in the SBITS3
Isaiah 55 in the SBITS4
Isaiah 55 in the SBIUS
Isaiah 55 in the SBIVS
Isaiah 55 in the SBT
Isaiah 55 in the SBT1E
Isaiah 55 in the SCHL
Isaiah 55 in the SNT
Isaiah 55 in the SUSU
Isaiah 55 in the SUSU2
Isaiah 55 in the SYNO
Isaiah 55 in the TBIAOTANT
Isaiah 55 in the TBT1E
Isaiah 55 in the TBT1E2
Isaiah 55 in the TFTIP
Isaiah 55 in the TFTU
Isaiah 55 in the TGNTATF3T
Isaiah 55 in the THAI
Isaiah 55 in the TNFD
Isaiah 55 in the TNT
Isaiah 55 in the TNTIK
Isaiah 55 in the TNTIL
Isaiah 55 in the TNTIN
Isaiah 55 in the TNTIP
Isaiah 55 in the TNTIZ
Isaiah 55 in the TOMA
Isaiah 55 in the TTENT
Isaiah 55 in the UBG
Isaiah 55 in the UGV
Isaiah 55 in the UGV2
Isaiah 55 in the UGV3
Isaiah 55 in the VBL
Isaiah 55 in the VDCC
Isaiah 55 in the YALU
Isaiah 55 in the YAPE
Isaiah 55 in the YBVTP
Isaiah 55 in the ZBP