Isaiah 56 (BOICB)
1 Nke a bụ ihe ONYENWE ANYỊ sịrị,“Debenụ ikpe ziri ezi,meekwanụ ihe ziri ezi.Nʼihi na nzọpụta m dị nso,ezi omume m ga-apụta ihe mgbe na-adịghị anya. 2 Ngọzị na-adịrị onye na-eme nke a,bụ onye ahụ nke na-ejidesi ya aka ike,onye ahụ nke na-edebe ụbọchị izuike m na-emerụghị ya,nke na-edebekwa aka ya ka ọ ghara ime ihe ọjọọ.” 3 Ka onye ala ọzọ bụ onye jikọrọ onwe ya na ONYENWE ANYỊ sị,“ONYENWE ANYỊ aghaghị i site na ndị ya kewapụ m.”Ka onye onozi ọbụla gharakwa ị sị“Mụ onwe m bụ naanị osisi kpọnwụrụ akpọnwụ.” 4 Nʼihi na otu a ka ONYENWE ANYỊ kwuru:“Nye ndị onozi ahụ na-edebe ụbọchị izuike m niile,ndị na-ahọrọ ihe na-atọ m ụtọ,na ndị na-ejidesikwa ọgbụgba ndụ m ike. 5 Aga m enye ha nʼime ụlọ m na nʼetiti mgbidi ya,ihe ncheta na ahadị mma karịa ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.Aga m enye ha aha ga-adị ruo ebighị ebinke a na-agaghị echezọ ruo ebighị ebi. 6 Ma ndị mba ọzọ ndị gbakwuuru ONYENWE ANYỊijere ya ozi,na ịhụ aha ONYENWE ANYỊ nʼanya,nakwa ị bụ ndị ohu ya,ndị niile na-edebe ụbọchị izuike nsọ na-emerụghị ya,na ndị jidesiri ọgbụgba ndụ m ike, 7 ndị a ka m ga-akpọta nʼugwu nsọ m,meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ nʼime ụlọ ekpere m.Aga m anabata aja nsure ọkụ ha na onyinye niile ha nyerenʼebe ịchụ aja m.Nʼihi na a ga-akpọ ụlọ mỤlọ Ekpere nye mba niile dị iche iche.” 8 Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwupụtara,bụ onye ahụ na-eme ka Izrel si nʼebe ha gbapụrụ ọsọ lọta,“Aga m achịkọtakwa ndị ọzọ tinyere hatinyekọtara na ndị ya achịkọtarala.” 9 Bịanụ, unu anụmanụ niile nke oke ọhịa.Bịanụ dọgbuo, unu ụmụ anụmanụ nke oke ọhịa. 10 Nʼihi na ndị na-eche ndị m nche kpuru ìsì.Ha niile bụ ndị amamihe kọrọ.Ha dị ka nkịta dara ogbi,nke na-adịghị agbọ ụja.Ha hụrụ ịrahụ ụra na ịrọ nrọ,na idina ndina nʼanya. 11 Ha bụ nkịta na-eribiga nri oke;ha adịghị enwe afọ ojuju.Ha bụ ndị ọzụzụ atụrụ na-enweghị nghọta,ha niile echela ihu nʼụzọ nke aka ha,onye ọbụla na-agbalịsị ike ịchọta uru nke ya. 12 Onye ọbụla na-asị, “Bịa ka m weta mmanya,ka anyị ṅụjuokwa mmanya nʼaba nʼanya afọ anyị.Echi ga-adịkwa ka taa,ma ọ bụkwanụ dị mma karịa.”
In Other Versions
Isaiah 56 in the ANGEFD
Isaiah 56 in the ANTPNG2D
Isaiah 56 in the AS21
Isaiah 56 in the BAGH
Isaiah 56 in the BBPNG
Isaiah 56 in the BBT1E
Isaiah 56 in the BDS
Isaiah 56 in the BEV
Isaiah 56 in the BHAD
Isaiah 56 in the BIB
Isaiah 56 in the BLPT
Isaiah 56 in the BNT
Isaiah 56 in the BNTABOOT
Isaiah 56 in the BNTLV
Isaiah 56 in the BOATCB
Isaiah 56 in the BOATCB2
Isaiah 56 in the BOBCV
Isaiah 56 in the BOCNT
Isaiah 56 in the BOECS
Isaiah 56 in the BOGWICC
Isaiah 56 in the BOHCB
Isaiah 56 in the BOHCV
Isaiah 56 in the BOHLNT
Isaiah 56 in the BOHNTLTAL
Isaiah 56 in the BOILNTAP
Isaiah 56 in the BOITCV
Isaiah 56 in the BOKCV
Isaiah 56 in the BOKCV2
Isaiah 56 in the BOKHWOG
Isaiah 56 in the BOKSSV
Isaiah 56 in the BOLCB
Isaiah 56 in the BOLCB2
Isaiah 56 in the BOMCV
Isaiah 56 in the BONAV
Isaiah 56 in the BONCB
Isaiah 56 in the BONLT
Isaiah 56 in the BONUT2
Isaiah 56 in the BOPLNT
Isaiah 56 in the BOSCB
Isaiah 56 in the BOSNC
Isaiah 56 in the BOTLNT
Isaiah 56 in the BOVCB
Isaiah 56 in the BOYCB
Isaiah 56 in the BPBB
Isaiah 56 in the BPH
Isaiah 56 in the BSB
Isaiah 56 in the CCB
Isaiah 56 in the CUV
Isaiah 56 in the CUVS
Isaiah 56 in the DBT
Isaiah 56 in the DGDNT
Isaiah 56 in the DHNT
Isaiah 56 in the DNT
Isaiah 56 in the ELBE
Isaiah 56 in the EMTV
Isaiah 56 in the ESV
Isaiah 56 in the FBV
Isaiah 56 in the FEB
Isaiah 56 in the GGMNT
Isaiah 56 in the GNT
Isaiah 56 in the HARY
Isaiah 56 in the HNT
Isaiah 56 in the IRVA
Isaiah 56 in the IRVB
Isaiah 56 in the IRVG
Isaiah 56 in the IRVH
Isaiah 56 in the IRVK
Isaiah 56 in the IRVM
Isaiah 56 in the IRVM2
Isaiah 56 in the IRVO
Isaiah 56 in the IRVP
Isaiah 56 in the IRVT
Isaiah 56 in the IRVT2
Isaiah 56 in the IRVU
Isaiah 56 in the ISVN
Isaiah 56 in the JSNT
Isaiah 56 in the KAPI
Isaiah 56 in the KBT1ETNIK
Isaiah 56 in the KBV
Isaiah 56 in the KJV
Isaiah 56 in the KNFD
Isaiah 56 in the LBA
Isaiah 56 in the LBLA
Isaiah 56 in the LNT
Isaiah 56 in the LSV
Isaiah 56 in the MAAL
Isaiah 56 in the MBV
Isaiah 56 in the MBV2
Isaiah 56 in the MHNT
Isaiah 56 in the MKNFD
Isaiah 56 in the MNG
Isaiah 56 in the MNT
Isaiah 56 in the MNT2
Isaiah 56 in the MRS1T
Isaiah 56 in the NAA
Isaiah 56 in the NASB
Isaiah 56 in the NBLA
Isaiah 56 in the NBS
Isaiah 56 in the NBVTP
Isaiah 56 in the NET2
Isaiah 56 in the NIV11
Isaiah 56 in the NNT
Isaiah 56 in the NNT2
Isaiah 56 in the NNT3
Isaiah 56 in the PDDPT
Isaiah 56 in the PFNT
Isaiah 56 in the RMNT
Isaiah 56 in the SBIAS
Isaiah 56 in the SBIBS
Isaiah 56 in the SBIBS2
Isaiah 56 in the SBICS
Isaiah 56 in the SBIDS
Isaiah 56 in the SBIGS
Isaiah 56 in the SBIHS
Isaiah 56 in the SBIIS
Isaiah 56 in the SBIIS2
Isaiah 56 in the SBIIS3
Isaiah 56 in the SBIKS
Isaiah 56 in the SBIKS2
Isaiah 56 in the SBIMS
Isaiah 56 in the SBIOS
Isaiah 56 in the SBIPS
Isaiah 56 in the SBISS
Isaiah 56 in the SBITS
Isaiah 56 in the SBITS2
Isaiah 56 in the SBITS3
Isaiah 56 in the SBITS4
Isaiah 56 in the SBIUS
Isaiah 56 in the SBIVS
Isaiah 56 in the SBT
Isaiah 56 in the SBT1E
Isaiah 56 in the SCHL
Isaiah 56 in the SNT
Isaiah 56 in the SUSU
Isaiah 56 in the SUSU2
Isaiah 56 in the SYNO
Isaiah 56 in the TBIAOTANT
Isaiah 56 in the TBT1E
Isaiah 56 in the TBT1E2
Isaiah 56 in the TFTIP
Isaiah 56 in the TFTU
Isaiah 56 in the TGNTATF3T
Isaiah 56 in the THAI
Isaiah 56 in the TNFD
Isaiah 56 in the TNT
Isaiah 56 in the TNTIK
Isaiah 56 in the TNTIL
Isaiah 56 in the TNTIN
Isaiah 56 in the TNTIP
Isaiah 56 in the TNTIZ
Isaiah 56 in the TOMA
Isaiah 56 in the TTENT
Isaiah 56 in the UBG
Isaiah 56 in the UGV
Isaiah 56 in the UGV2
Isaiah 56 in the UGV3
Isaiah 56 in the VBL
Isaiah 56 in the VDCC
Isaiah 56 in the YALU
Isaiah 56 in the YAPE
Isaiah 56 in the YBVTP
Isaiah 56 in the ZBP