Job 12 (BOICB)

1 Mgbe ahụ, Job zara: 2 “Nʼezie, naanị unu bụ ndị maara ihe,unu na amamihe ga-anwụkọ nʼotu. 3 Ma enwere m mmụọ iche uche dịka unu;abụghị m onye na-erughị eru nʼebe unu nọ.Onye bụ onye na-amaghị ihe ndị a unu na-ekwu? 4 “Abụzi m ihe ọchị nʼebe ndị enyi m nọ,nʼagbanyeghị na m kpọkuru Chineke, ọ za,onye ezi omume, onye na-enweghị ịta ụta bụzikwa ihe eji akpa ọchị! 5 Ndị na-enweghị nsogbu na-eleda ndị ọdachi dakwasịrị anyadịka nsogbu si eche ndị ụkwụ ha na-amịchapụ amịchapụ. 6 Ụlọ ikwu nke ndị na-apụnara mmadụ ihe na-adị jụụ;ndị na-akpasu Chineke iwe na-adị nʼudo,bụ ndị na-ebugharị chi ha nʼaka ha. 7 “Ma jụọ ụmụ anụmanụ, ha ga-akụziri gị,maọbụ ụmụ nnụnụ, ha ga-agwa gị. 8 Ma ọ bụkwanụ gwa ala okwu, ọ ga-akụziri gị,maọbụ kwere ka azụ nọ na mmiri kọọrọ gị. 9 Olee otu nʼime ihe ndị a nke na-amaghịna ọ bụ aka ONYENWE ANYỊ mere nke a? 10 Nʼaka ya ka ndụ ihe niile e kere eke dị,ya na ndụ ụmụ mmadụ 11 Ọ bụ na ntị adịghị anwale okwu,otu ire si anwale ihe oriri? 12 Ọ bụ na-adịghị ahụ amamihe nʼetiti ndị okenye?Ogologo ndụ, ọ dịghị eweta nghọta? 13 “Ọ bụ Chineke nwe amamihe na ike,ndụmọdụ na nghọta bụkwa nke ya. 14 Ihe o tidara enweghị mwugharị ọzọ;mgbapụta adịghị nye onye o tụbara nʼụlọ mkpọrọ. 15 Ọ bụrụ na o gbochie mmiri, ebe niile atakọrọchaa.Ọ bụrụ na o zipụ ha, ha erikpuo ala niile. 16 Nʼaka ya ka ike na nzube ihe dị;ndị a ghọgburu na ndị na-aghọgbu bụkwa nke ya. 17 Ọ na-anapụ ndị ndụmọdụ ọkwa ha chụpụ ha,ma ndị ikpe ka ọ na-eme ka ha ghọọ ndị nzuzu. 18 Ọ na-atọpụ mkpọrọ igwe ndị eze kere,ma were akwa mgbochi kee ha nʼukwu. 19 Ọ na-agbawa ndị nchụaja ọtọ chụpụ ha,kwatuokwa ndị ọnọdụ ha sirila ike ogologo oge gara aga. 20 Ọ na-emechi ọnụ ndị ndụmọdụ a tụkwasịrị obi,wepụkwa nghọta nke ndị okenye. 21 Ọ na-eji ndị ọgaranya eme ihe ọchị,napụkwa ngwa agha nke ndị dị ike. 22 Ọ na-ekpughe ihe omimi nke ọchịchịrịmeekwa ka oke ọchịchịrị pụta ìhè. 23 Ọ na-eme ka mba dị ukwuu, ọ na-emekwa ka ha laa nʼiyi;Ọ na-eme ka mba baa ụba, ma chụsakwaa ha. 24 Ọ na-anapụ ndị ndu nke ụwa amamihe ha,zipụkwa ha ka ha na-awagharị nʼọzara ebe ụzọ na-adịghị. 25 Ha na-asọgharị ìsì nʼọchịchịrị na-enweghị ìhè.Ọ na-eme ha ka ha na-adagharị dịka ndị mmanya na-egbu.

In Other Versions

Job 12 in the ANGEFD

Job 12 in the ANTPNG2D

Job 12 in the AS21

Job 12 in the BAGH

Job 12 in the BBPNG

Job 12 in the BBT1E

Job 12 in the BDS

Job 12 in the BEV

Job 12 in the BHAD

Job 12 in the BIB

Job 12 in the BLPT

Job 12 in the BNT

Job 12 in the BNTABOOT

Job 12 in the BNTLV

Job 12 in the BOATCB

Job 12 in the BOATCB2

Job 12 in the BOBCV

Job 12 in the BOCNT

Job 12 in the BOECS

Job 12 in the BOGWICC

Job 12 in the BOHCB

Job 12 in the BOHCV

Job 12 in the BOHLNT

Job 12 in the BOHNTLTAL

Job 12 in the BOILNTAP

Job 12 in the BOITCV

Job 12 in the BOKCV

Job 12 in the BOKCV2

Job 12 in the BOKHWOG

Job 12 in the BOKSSV

Job 12 in the BOLCB

Job 12 in the BOLCB2

Job 12 in the BOMCV

Job 12 in the BONAV

Job 12 in the BONCB

Job 12 in the BONLT

Job 12 in the BONUT2

Job 12 in the BOPLNT

Job 12 in the BOSCB

Job 12 in the BOSNC

Job 12 in the BOTLNT

Job 12 in the BOVCB

Job 12 in the BOYCB

Job 12 in the BPBB

Job 12 in the BPH

Job 12 in the BSB

Job 12 in the CCB

Job 12 in the CUV

Job 12 in the CUVS

Job 12 in the DBT

Job 12 in the DGDNT

Job 12 in the DHNT

Job 12 in the DNT

Job 12 in the ELBE

Job 12 in the EMTV

Job 12 in the ESV

Job 12 in the FBV

Job 12 in the FEB

Job 12 in the GGMNT

Job 12 in the GNT

Job 12 in the HARY

Job 12 in the HNT

Job 12 in the IRVA

Job 12 in the IRVB

Job 12 in the IRVG

Job 12 in the IRVH

Job 12 in the IRVK

Job 12 in the IRVM

Job 12 in the IRVM2

Job 12 in the IRVO

Job 12 in the IRVP

Job 12 in the IRVT

Job 12 in the IRVT2

Job 12 in the IRVU

Job 12 in the ISVN

Job 12 in the JSNT

Job 12 in the KAPI

Job 12 in the KBT1ETNIK

Job 12 in the KBV

Job 12 in the KJV

Job 12 in the KNFD

Job 12 in the LBA

Job 12 in the LBLA

Job 12 in the LNT

Job 12 in the LSV

Job 12 in the MAAL

Job 12 in the MBV

Job 12 in the MBV2

Job 12 in the MHNT

Job 12 in the MKNFD

Job 12 in the MNG

Job 12 in the MNT

Job 12 in the MNT2

Job 12 in the MRS1T

Job 12 in the NAA

Job 12 in the NASB

Job 12 in the NBLA

Job 12 in the NBS

Job 12 in the NBVTP

Job 12 in the NET2

Job 12 in the NIV11

Job 12 in the NNT

Job 12 in the NNT2

Job 12 in the NNT3

Job 12 in the PDDPT

Job 12 in the PFNT

Job 12 in the RMNT

Job 12 in the SBIAS

Job 12 in the SBIBS

Job 12 in the SBIBS2

Job 12 in the SBICS

Job 12 in the SBIDS

Job 12 in the SBIGS

Job 12 in the SBIHS

Job 12 in the SBIIS

Job 12 in the SBIIS2

Job 12 in the SBIIS3

Job 12 in the SBIKS

Job 12 in the SBIKS2

Job 12 in the SBIMS

Job 12 in the SBIOS

Job 12 in the SBIPS

Job 12 in the SBISS

Job 12 in the SBITS

Job 12 in the SBITS2

Job 12 in the SBITS3

Job 12 in the SBITS4

Job 12 in the SBIUS

Job 12 in the SBIVS

Job 12 in the SBT

Job 12 in the SBT1E

Job 12 in the SCHL

Job 12 in the SNT

Job 12 in the SUSU

Job 12 in the SUSU2

Job 12 in the SYNO

Job 12 in the TBIAOTANT

Job 12 in the TBT1E

Job 12 in the TBT1E2

Job 12 in the TFTIP

Job 12 in the TFTU

Job 12 in the TGNTATF3T

Job 12 in the THAI

Job 12 in the TNFD

Job 12 in the TNT

Job 12 in the TNTIK

Job 12 in the TNTIL

Job 12 in the TNTIN

Job 12 in the TNTIP

Job 12 in the TNTIZ

Job 12 in the TOMA

Job 12 in the TTENT

Job 12 in the UBG

Job 12 in the UGV

Job 12 in the UGV2

Job 12 in the UGV3

Job 12 in the VBL

Job 12 in the VDCC

Job 12 in the YALU

Job 12 in the YAPE

Job 12 in the YBVTP

Job 12 in the ZBP