Job 20 (BOICB)

1 Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị: 2 “Enweghị udo nke echiche m na-akpali m izaghachinʼihi na anọ m na mwute dị ukwuu. 3 Anụla m okwu mkparị nke ileda anya nye m,ma nghọta m na-akpalịte m ịzaghachi gị. 4 “Nʼezie, ị maara otu ọ dị site na mgbe ochie,ya bụ kemgbe e debere mmadụ nʼụwa. 5 Obi ụtọ nke onye na-emebi iwu na-adị nwa mgbe nta,ọṅụ nke ndị na-amaghị Chineke na-anọ naanị nwa oge. 6 Nʼagbanyeghị na ịnya isi ya ga-eru eluigwe,na isi ya ga-emetụkwa igwe ojii; 7 ọ ga-ala nʼiyi ebighị ebi, dịka nsị ya onwe ya nyụrụ;ndị maara ya ga-ajụ, ‘Olee ebe ọ nọ?’ 8 Ọ ga-efelaga dịka nrọ, agaghị achọtakwa ya mgbe ọbụla,dịka ọhụ abalị nke e chefuru echefu. 9 Anya hụrụ ya na mbụ agaghị ahụkwa ya ọzọ,ebe obibi ya agaghị elegidekwa ya anya ọzọ. 10 Ụmụ ya ga-achọ ihuọma site nʼaka ndị ogbenye;aka ya abụọ kwa ga-enyeghachi akụ ya. 11 Ọkpụkpụ ya nke jupụtara nʼike okorobịaga-eso ya bụrụ ihe a ghanyere na ntụ. 12 “Ọ bụ ezie na ihe ọjọọ na-atọ ya ụtọ nʼọnụ,na ọ na-ezokwa ya nʼokpuru ire ya; 13 ọ bụ ezie na ọ pụghị nʼịhapụ ya,ọ na-edebe ya nʼọnụ ya, 14 ma nri ọ na-eri ga-aghọ ihe gbara ụka nʼafọ ya,ọ ga-aghọkwa elo agwọ nʼime afọ ya. 15 Ọ ga-agbọpụta akụnụba niile o lodara;Chineke ga-eme ka o si nʼafọ ya gbọpụtachaa ha. 16 Ọ ga-amịcha elo agwọ,eze agwọ ajụala ga-egbu ya. 17 Ọ gaghị anụ ụtọ mmiri si nʼiyi,bụ iyi nke na-asọ asọ nke jupụtara na mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ. 18 Ihe ọ rụpụtara ka ọ ga-eji kwụghachi ụgwọ o ji na-erighị ma otu.Uru ọ zụtara nʼahịa agaghị abụrụ ya ihe ọṅụ. 19 Nʼihi na ọ kpagburu ndị ogbenye, hapụ ha na-enweghị olileanya ọbụla,ọ nakọtakwara ụlọ nke ọ na-ewughị. 20 “Nʼezie, ọ gaghị enwe izuike site nʼoke ọchịchọ ya;ọ gaghị azọpụtakwa onwe ya site nʼụlọakụ ya. 21 Ọ dịghị ihe fọdụụrụ ya iripịa,ọganihu ya agaghị adịgide. 22 Nʼetiti ihe niile o nwere ka mkpagbu ga-abịakwasị ya,oke ịta ahụhụ ga-adakwasị ya. 23 Mgbe o rijuru afọka Chineke ga-eme ka iwe ya dị ọkụ megide ya,iti aka Chineke ga-adakwasị ya dịka mmiri ozuzo. 24 Ọ bụrụ na o si na ngwa agha e ji igwe kpụọ gbalaga,àkụ nke e ji ọla bronz kpụọ ọnụ ya ga-amapu ya ahụ. 25 Nʼazụ ya ka ọ na-esi mịpụta ya,site nʼumeju ya ka a ga-esi mịpụta ọnụ ya na-egbu amụma.Oke egwu dị iche iche ga-abịakwasị ya. 26 Oke ọchịchịrị nọ na-echere akụnụba ya,ọkụ nke a na-afụnwughị afụnwu ga-erepịa yaọ ga-erechapụkwa ihe niile fọdụrụ nʼụlọ ikwu ya. 27 Eluigwe ga-ekpughe ikpe ọmụma yaụwa niile ga-ebili megide ya. 28 Idee mmiri ga-ebupu ụlọ ya;oke mmiri okwukwo nʼụbọchị iwe Chineke. 29 Nke a bụ oke nke Chineke debeere ndị na-emebi iwu,ya bụkwa ihe nketa nke Chineke kwadooro ha.”

In Other Versions

Job 20 in the ANGEFD

Job 20 in the ANTPNG2D

Job 20 in the AS21

Job 20 in the BAGH

Job 20 in the BBPNG

Job 20 in the BBT1E

Job 20 in the BDS

Job 20 in the BEV

Job 20 in the BHAD

Job 20 in the BIB

Job 20 in the BLPT

Job 20 in the BNT

Job 20 in the BNTABOOT

Job 20 in the BNTLV

Job 20 in the BOATCB

Job 20 in the BOATCB2

Job 20 in the BOBCV

Job 20 in the BOCNT

Job 20 in the BOECS

Job 20 in the BOGWICC

Job 20 in the BOHCB

Job 20 in the BOHCV

Job 20 in the BOHLNT

Job 20 in the BOHNTLTAL

Job 20 in the BOILNTAP

Job 20 in the BOITCV

Job 20 in the BOKCV

Job 20 in the BOKCV2

Job 20 in the BOKHWOG

Job 20 in the BOKSSV

Job 20 in the BOLCB

Job 20 in the BOLCB2

Job 20 in the BOMCV

Job 20 in the BONAV

Job 20 in the BONCB

Job 20 in the BONLT

Job 20 in the BONUT2

Job 20 in the BOPLNT

Job 20 in the BOSCB

Job 20 in the BOSNC

Job 20 in the BOTLNT

Job 20 in the BOVCB

Job 20 in the BOYCB

Job 20 in the BPBB

Job 20 in the BPH

Job 20 in the BSB

Job 20 in the CCB

Job 20 in the CUV

Job 20 in the CUVS

Job 20 in the DBT

Job 20 in the DGDNT

Job 20 in the DHNT

Job 20 in the DNT

Job 20 in the ELBE

Job 20 in the EMTV

Job 20 in the ESV

Job 20 in the FBV

Job 20 in the FEB

Job 20 in the GGMNT

Job 20 in the GNT

Job 20 in the HARY

Job 20 in the HNT

Job 20 in the IRVA

Job 20 in the IRVB

Job 20 in the IRVG

Job 20 in the IRVH

Job 20 in the IRVK

Job 20 in the IRVM

Job 20 in the IRVM2

Job 20 in the IRVO

Job 20 in the IRVP

Job 20 in the IRVT

Job 20 in the IRVT2

Job 20 in the IRVU

Job 20 in the ISVN

Job 20 in the JSNT

Job 20 in the KAPI

Job 20 in the KBT1ETNIK

Job 20 in the KBV

Job 20 in the KJV

Job 20 in the KNFD

Job 20 in the LBA

Job 20 in the LBLA

Job 20 in the LNT

Job 20 in the LSV

Job 20 in the MAAL

Job 20 in the MBV

Job 20 in the MBV2

Job 20 in the MHNT

Job 20 in the MKNFD

Job 20 in the MNG

Job 20 in the MNT

Job 20 in the MNT2

Job 20 in the MRS1T

Job 20 in the NAA

Job 20 in the NASB

Job 20 in the NBLA

Job 20 in the NBS

Job 20 in the NBVTP

Job 20 in the NET2

Job 20 in the NIV11

Job 20 in the NNT

Job 20 in the NNT2

Job 20 in the NNT3

Job 20 in the PDDPT

Job 20 in the PFNT

Job 20 in the RMNT

Job 20 in the SBIAS

Job 20 in the SBIBS

Job 20 in the SBIBS2

Job 20 in the SBICS

Job 20 in the SBIDS

Job 20 in the SBIGS

Job 20 in the SBIHS

Job 20 in the SBIIS

Job 20 in the SBIIS2

Job 20 in the SBIIS3

Job 20 in the SBIKS

Job 20 in the SBIKS2

Job 20 in the SBIMS

Job 20 in the SBIOS

Job 20 in the SBIPS

Job 20 in the SBISS

Job 20 in the SBITS

Job 20 in the SBITS2

Job 20 in the SBITS3

Job 20 in the SBITS4

Job 20 in the SBIUS

Job 20 in the SBIVS

Job 20 in the SBT

Job 20 in the SBT1E

Job 20 in the SCHL

Job 20 in the SNT

Job 20 in the SUSU

Job 20 in the SUSU2

Job 20 in the SYNO

Job 20 in the TBIAOTANT

Job 20 in the TBT1E

Job 20 in the TBT1E2

Job 20 in the TFTIP

Job 20 in the TFTU

Job 20 in the TGNTATF3T

Job 20 in the THAI

Job 20 in the TNFD

Job 20 in the TNT

Job 20 in the TNTIK

Job 20 in the TNTIL

Job 20 in the TNTIN

Job 20 in the TNTIP

Job 20 in the TNTIZ

Job 20 in the TOMA

Job 20 in the TTENT

Job 20 in the UBG

Job 20 in the UGV

Job 20 in the UGV2

Job 20 in the UGV3

Job 20 in the VBL

Job 20 in the VDCC

Job 20 in the YALU

Job 20 in the YAPE

Job 20 in the YBVTP

Job 20 in the ZBP