Job 32 (BOICB)
1 Mgbe ahụ, ndị ikom atọ ndị a kwusịrị ịsa Job okwu ọbụla ọzọ nʼihi na ọ hụrụ onwe ya dịka onye ezi omume. 2 Ma oke iwe were Elihu nwa Barakel onye obodo Buz, si nʼikwu Ram megide Job nʼihi na ọ gụrụ onwe ya dịka onye ezi omume karịa Chineke. 3 Iwe wekwara ya nʼebe mmadụ atọ ndị enyi Job nọ, nʼihi na ọ dịghị ebe ha hụtara Job dịka onye ụzọ ya na-ezighị ezi, ma ha gara nʼihu ịma ya ikpe. 4 Ma ruo ugbu a, Elihu agwaghị Job okwu ọbụla nʼihi na ndị ọzọ bụ okenye nʼebe ọ nọ. 5 Ma mgbe ọ hụrụ na ndị ikom atọ ndị a enweghị okwu ọzọ ha ga-ekwu, nke a kpasuru ya iwe. 6 Ma Elihu nwa Barakel onye obodo Buz zara sị:“Abụ m nwantakịrị nʼọnụọgụgụ afọ m gbara,ma unu bụ ndị okenye;ọ bụ nke a mere m ji gbaa nkịtị nʼụjọ,hapụ ịgwa unu ihe m maara. 7 Echere m nʼobi m sị, ‘Ọnụọgụgụ afọ ga-ekwu okwu;ọtụtụ afọ ka ọ dịkwara ikuzi amamihe.’ 8 Ma ọ bụ mmụọ dị nʼime mmadụ,nkuume nke Onye pụrụ ime ihe niile na-enye nghọta. 9 Ọ bụghị naanị ndị okenye bụ ndị mara ihe,ọ bụkwaghị naanị ndị gbara ọtụtụ afọ bụ ndị na-aghọta ihe ziri ezi. 10 “Ya mere m na-asị, Geenụ m ntị;mụ onwe m ga-agwa unu ihe m ma. 11 Echeere m oge niile unu na-ekwu okwu,egere m ntị na ntụgharị uche unu,oge niile unu na-achọpụta okwu unu ga-ekwu. 12 Egere m nnọọ unu ntị,ma ọ dịghị onye nʼime unu nwerela ike gosi Job ụzọ o si jehie;ọ dịghị onye nʼime unu zaghachiri ịrụ ụka ya. 13 Unu ekwula sị, ‘Anyị achọtala amamihe;ka Chineke na-abụghị mmadụ gosi ya mmehie ya.’ 14 Ma Job edozighị okwu ya nʼusoro megide m,ya mere agaghị m eji ịrụ ụka unu zaghachi ya. 15 “Ha adaala mba na-enweghị ihe ọzọ ha ga-ekwu;ike okwu agwụla ha. 16 M ga-echere, ugbu a ha deere duu,ugbu a ha guzo ebe ahụ na-enweghị ọsịsa? 17 Mụ onwe m ga-ekwu uche m;ihe m maara ka mụ onwe m ga-ekwu, 18 nʼihi na okwu juru m ọnụ,ọ bụkwa mmụọ dị nʼime m na-akwagide m. 19 Nʼime m, adị m ka mmanya na-agbọ ụfụfụ a kwuchiri na karama,dịka karama akpụkpọ ọhụrụ dị njikere ịgbawa. 20 Aga m ekwurịrị okwu ka m sị nʼụzọ dị otu a chọta izuike;aga m emeghe egbugbere ọnụ m ma zaghachi. 21 Agaghị m ekpe mmadụ ọbụla ikpe mmegidemaọbụ jaa mmadụ ọbụla mma nʼụzọ na-ezighị ezi. 22 Nʼihi na ọ bụrụ na m bụ ọka nwere ire ụtọ nʼịja ihe na-ezighị ezi mma,Onye kere m ga-ewepụ m nʼoge na-adịghị anya.
In Other Versions
Job 32 in the ANGEFD
Job 32 in the ANTPNG2D
Job 32 in the AS21
Job 32 in the BAGH
Job 32 in the BBPNG
Job 32 in the BBT1E
Job 32 in the BDS
Job 32 in the BEV
Job 32 in the BHAD
Job 32 in the BIB
Job 32 in the BLPT
Job 32 in the BNT
Job 32 in the BNTABOOT
Job 32 in the BNTLV
Job 32 in the BOATCB
Job 32 in the BOATCB2
Job 32 in the BOBCV
Job 32 in the BOCNT
Job 32 in the BOECS
Job 32 in the BOGWICC
Job 32 in the BOHCB
Job 32 in the BOHCV
Job 32 in the BOHLNT
Job 32 in the BOHNTLTAL
Job 32 in the BOILNTAP
Job 32 in the BOITCV
Job 32 in the BOKCV
Job 32 in the BOKCV2
Job 32 in the BOKHWOG
Job 32 in the BOKSSV
Job 32 in the BOLCB
Job 32 in the BOLCB2
Job 32 in the BOMCV
Job 32 in the BONAV
Job 32 in the BONCB
Job 32 in the BONLT
Job 32 in the BONUT2
Job 32 in the BOPLNT
Job 32 in the BOSCB
Job 32 in the BOSNC
Job 32 in the BOTLNT
Job 32 in the BOVCB
Job 32 in the BOYCB
Job 32 in the BPBB
Job 32 in the BPH
Job 32 in the BSB
Job 32 in the CCB
Job 32 in the CUV
Job 32 in the CUVS
Job 32 in the DBT
Job 32 in the DGDNT
Job 32 in the DHNT
Job 32 in the DNT
Job 32 in the ELBE
Job 32 in the EMTV
Job 32 in the ESV
Job 32 in the FBV
Job 32 in the FEB
Job 32 in the GGMNT
Job 32 in the GNT
Job 32 in the HARY
Job 32 in the HNT
Job 32 in the IRVA
Job 32 in the IRVB
Job 32 in the IRVG
Job 32 in the IRVH
Job 32 in the IRVK
Job 32 in the IRVM
Job 32 in the IRVM2
Job 32 in the IRVO
Job 32 in the IRVP
Job 32 in the IRVT
Job 32 in the IRVT2
Job 32 in the IRVU
Job 32 in the ISVN
Job 32 in the JSNT
Job 32 in the KAPI
Job 32 in the KBT1ETNIK
Job 32 in the KBV
Job 32 in the KJV
Job 32 in the KNFD
Job 32 in the LBA
Job 32 in the LBLA
Job 32 in the LNT
Job 32 in the LSV
Job 32 in the MAAL
Job 32 in the MBV
Job 32 in the MBV2
Job 32 in the MHNT
Job 32 in the MKNFD
Job 32 in the MNG
Job 32 in the MNT
Job 32 in the MNT2
Job 32 in the MRS1T
Job 32 in the NAA
Job 32 in the NASB
Job 32 in the NBLA
Job 32 in the NBS
Job 32 in the NBVTP
Job 32 in the NET2
Job 32 in the NIV11
Job 32 in the NNT
Job 32 in the NNT2
Job 32 in the NNT3
Job 32 in the PDDPT
Job 32 in the PFNT
Job 32 in the RMNT
Job 32 in the SBIAS
Job 32 in the SBIBS
Job 32 in the SBIBS2
Job 32 in the SBICS
Job 32 in the SBIDS
Job 32 in the SBIGS
Job 32 in the SBIHS
Job 32 in the SBIIS
Job 32 in the SBIIS2
Job 32 in the SBIIS3
Job 32 in the SBIKS
Job 32 in the SBIKS2
Job 32 in the SBIMS
Job 32 in the SBIOS
Job 32 in the SBIPS
Job 32 in the SBISS
Job 32 in the SBITS
Job 32 in the SBITS2
Job 32 in the SBITS3
Job 32 in the SBITS4
Job 32 in the SBIUS
Job 32 in the SBIVS
Job 32 in the SBT
Job 32 in the SBT1E
Job 32 in the SCHL
Job 32 in the SNT
Job 32 in the SUSU
Job 32 in the SUSU2
Job 32 in the SYNO
Job 32 in the TBIAOTANT
Job 32 in the TBT1E
Job 32 in the TBT1E2
Job 32 in the TFTIP
Job 32 in the TFTU
Job 32 in the TGNTATF3T
Job 32 in the THAI
Job 32 in the TNFD
Job 32 in the TNT
Job 32 in the TNTIK
Job 32 in the TNTIL
Job 32 in the TNTIN
Job 32 in the TNTIP
Job 32 in the TNTIZ
Job 32 in the TOMA
Job 32 in the TTENT
Job 32 in the UBG
Job 32 in the UGV
Job 32 in the UGV2
Job 32 in the UGV3
Job 32 in the VBL
Job 32 in the VDCC
Job 32 in the YALU
Job 32 in the YAPE
Job 32 in the YBVTP
Job 32 in the ZBP