Jonah 4 (BOICB)
1 Ma ihe a jọrọ Jona njọ nʼobi nke ukwuu, iwe ya dịkwa ọkụ. 2 Nʼihi ya, o kpeere ONYENWE ANYỊ ekpere sị, “O, ONYENWE ANYỊ, nke a ọ bụghị ihe m kwuru, mgbe m nọ nʼala m? Ọ bụ ya mere m ji chọọ ịgbalaga na Tashish na mbụ nʼihi na amaara m na ị bụ Chineke onye na-eme amara, na onye jupụtara nʼobi ebere, na onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ, nke bara ụba nʼịhụnanya, onye na-anaghị ata mmadụ ahụhụ dịka mmehie ya siri dị. 3 Ugbu a, O, ONYENWE ANYỊ napụ m ndụ m. Ọ ga-adị m mma ịnwụ anwụ karịa ịdị ndụ.” 4 Ma ONYENWE ANYỊ sịrị, “O ziri ezi na ị ga-esi otu a wee oke iwe dị ọkụ?” 5 Mgbe ahụ, Jona si nʼebe ahụ pụọ jee nọdụ ala nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke obodo ahụ. O weere ahịhịa meere onwe ya ụlọ ndo, nọdụ nʼime ya, chere ka ọ hụ ihe gaje ime obodo ahụ. 6 Ma ONYENWE ANYỊ Chineke rọpụtara otu osisi nwere akwụkwọ sara mbara, nke tolitere nʼelu isi Jona, ka o ghọọrọ ya ndo ịnapụta ya nʼọnọdụ ahụ mgbakasị. Jona ṅụrịrị ọṅụ maka osisi ahụ. 7 Ma nʼisi ụtụtụ echi ya, Chineke mere ka otu ikpuru pụta nke riri osisi ahụ site nʼogwe ya, si otu a mee ka ọ kpọnwụọ. 8 O ruo, mgbe anyanwụ wara, Chineke mere ka ifufe na-ekpo ọkụ site nʼọwụwa anyanwụ, anyanwụ a chara Jona nʼisi nke ukwuu nke mere nʼike gwụsịrị ya. Ọ rịọrọ ka ọnwụ gbuo ya, na-asị, “ọ ga a kaara m mma na m nwụrụ anwụ, karịa na m dị ndụ.” 9 Ma Chineke sịrị Jona, “Ọ bụ ihe ziri ezi ka i wee iwe maka osisi a?”Ọ sịrị, “E, ana m ewe oke iwe, ọ bụladị na m chọrọ ịnwụ.” 10 Mgbe ahụ ONYENWE ANYỊ kwuru, “I nwere obi ebere nʼebe osisi a dị, nke ị na-akụghị na nke i mekwaghị ka o too, bụ nke toro nʼanyasị, nwụọkwa nʼanyasị. 11 Mụ onwe m, m ga-aghara inwe obi ebere nʼahụ obodo ukwu a dịka Ninive, nke nwere ihe karịrị narị puku ndị mmadụ na iri puku mmadụ abụọ, bụ ndị na-amaghị nke bụ aka nri ha maọbụ aka ekpe ha, na nke ọtụtụ anụmanụ dịkwa nʼime ya?”
In Other Versions
Jonah 4 in the ANGEFD
Jonah 4 in the ANTPNG2D
Jonah 4 in the AS21
Jonah 4 in the BAGH
Jonah 4 in the BBPNG
Jonah 4 in the BBT1E
Jonah 4 in the BDS
Jonah 4 in the BEV
Jonah 4 in the BHAD
Jonah 4 in the BIB
Jonah 4 in the BLPT
Jonah 4 in the BNT
Jonah 4 in the BNTABOOT
Jonah 4 in the BNTLV
Jonah 4 in the BOATCB
Jonah 4 in the BOATCB2
Jonah 4 in the BOBCV
Jonah 4 in the BOCNT
Jonah 4 in the BOECS
Jonah 4 in the BOGWICC
Jonah 4 in the BOHCB
Jonah 4 in the BOHCV
Jonah 4 in the BOHLNT
Jonah 4 in the BOHNTLTAL
Jonah 4 in the BOILNTAP
Jonah 4 in the BOITCV
Jonah 4 in the BOKCV
Jonah 4 in the BOKCV2
Jonah 4 in the BOKHWOG
Jonah 4 in the BOKSSV
Jonah 4 in the BOLCB
Jonah 4 in the BOLCB2
Jonah 4 in the BOMCV
Jonah 4 in the BONAV
Jonah 4 in the BONCB
Jonah 4 in the BONLT
Jonah 4 in the BONUT2
Jonah 4 in the BOPLNT
Jonah 4 in the BOSCB
Jonah 4 in the BOSNC
Jonah 4 in the BOTLNT
Jonah 4 in the BOVCB
Jonah 4 in the BOYCB
Jonah 4 in the BPBB
Jonah 4 in the BPH
Jonah 4 in the BSB
Jonah 4 in the CCB
Jonah 4 in the CUV
Jonah 4 in the CUVS
Jonah 4 in the DBT
Jonah 4 in the DGDNT
Jonah 4 in the DHNT
Jonah 4 in the DNT
Jonah 4 in the ELBE
Jonah 4 in the EMTV
Jonah 4 in the ESV
Jonah 4 in the FBV
Jonah 4 in the FEB
Jonah 4 in the GGMNT
Jonah 4 in the GNT
Jonah 4 in the HARY
Jonah 4 in the HNT
Jonah 4 in the IRVA
Jonah 4 in the IRVB
Jonah 4 in the IRVG
Jonah 4 in the IRVH
Jonah 4 in the IRVK
Jonah 4 in the IRVM
Jonah 4 in the IRVM2
Jonah 4 in the IRVO
Jonah 4 in the IRVP
Jonah 4 in the IRVT
Jonah 4 in the IRVT2
Jonah 4 in the IRVU
Jonah 4 in the ISVN
Jonah 4 in the JSNT
Jonah 4 in the KAPI
Jonah 4 in the KBT1ETNIK
Jonah 4 in the KBV
Jonah 4 in the KJV
Jonah 4 in the KNFD
Jonah 4 in the LBA
Jonah 4 in the LBLA
Jonah 4 in the LNT
Jonah 4 in the LSV
Jonah 4 in the MAAL
Jonah 4 in the MBV
Jonah 4 in the MBV2
Jonah 4 in the MHNT
Jonah 4 in the MKNFD
Jonah 4 in the MNG
Jonah 4 in the MNT
Jonah 4 in the MNT2
Jonah 4 in the MRS1T
Jonah 4 in the NAA
Jonah 4 in the NASB
Jonah 4 in the NBLA
Jonah 4 in the NBS
Jonah 4 in the NBVTP
Jonah 4 in the NET2
Jonah 4 in the NIV11
Jonah 4 in the NNT
Jonah 4 in the NNT2
Jonah 4 in the NNT3
Jonah 4 in the PDDPT
Jonah 4 in the PFNT
Jonah 4 in the RMNT
Jonah 4 in the SBIAS
Jonah 4 in the SBIBS
Jonah 4 in the SBIBS2
Jonah 4 in the SBICS
Jonah 4 in the SBIDS
Jonah 4 in the SBIGS
Jonah 4 in the SBIHS
Jonah 4 in the SBIIS
Jonah 4 in the SBIIS2
Jonah 4 in the SBIIS3
Jonah 4 in the SBIKS
Jonah 4 in the SBIKS2
Jonah 4 in the SBIMS
Jonah 4 in the SBIOS
Jonah 4 in the SBIPS
Jonah 4 in the SBISS
Jonah 4 in the SBITS
Jonah 4 in the SBITS2
Jonah 4 in the SBITS3
Jonah 4 in the SBITS4
Jonah 4 in the SBIUS
Jonah 4 in the SBIVS
Jonah 4 in the SBT
Jonah 4 in the SBT1E
Jonah 4 in the SCHL
Jonah 4 in the SNT
Jonah 4 in the SUSU
Jonah 4 in the SUSU2
Jonah 4 in the SYNO
Jonah 4 in the TBIAOTANT
Jonah 4 in the TBT1E
Jonah 4 in the TBT1E2
Jonah 4 in the TFTIP
Jonah 4 in the TFTU
Jonah 4 in the TGNTATF3T
Jonah 4 in the THAI
Jonah 4 in the TNFD
Jonah 4 in the TNT
Jonah 4 in the TNTIK
Jonah 4 in the TNTIL
Jonah 4 in the TNTIN
Jonah 4 in the TNTIP
Jonah 4 in the TNTIZ
Jonah 4 in the TOMA
Jonah 4 in the TTENT
Jonah 4 in the UBG
Jonah 4 in the UGV
Jonah 4 in the UGV2
Jonah 4 in the UGV3
Jonah 4 in the VBL
Jonah 4 in the VDCC
Jonah 4 in the YALU
Jonah 4 in the YAPE
Jonah 4 in the YBVTP
Jonah 4 in the ZBP