Joshua 12 (BOICB)
1 Ndị a bụ ndị eze ala ndị ahụ ndị Izrel lara nʼiyi, bụ ala ndị ahụ ha nwetara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan. Obodo niile a lara nʼiyi bụ ndị dị site na ndagwurugwu iyi Anọn ruo nʼugwu Hemon ha na akụkụ ọwụwa anyanwụ Araba. 2 Saịhọn, eze ndị Amọrait, onye bi na Heshbọn.Ala ya gbatịrị site nʼAroea, nʼakụkụ ndagwurugwu Anọn, na nʼetiti ndagwurugwu iyi Anọn, ruo iyi Jabọk, nke bụ oke ala ụmụ Amọn. Ọkara ala Gilead, nke dị nʼugwu iyi Jabọk bụkwa ala ya. 3 Ọ bụkwa Saịhọn na-achị akụkụ ọwụwa anyanwụ Araba site nʼosimiri Kineret ruo nʼosimiri Araba (ya bụ, Osimiri Nnu), ruo Bet-Jeshimọt, gbadaakwa akụkụ ndịda ndịda ruo na mgbada ugwu Pisga. 4 Ha merikwara Ọg, eze Bashan, onye bụ otu nʼime ndị eze ikpeazụ ndị agbụrụ Refaim. Isi alaeze ya dị nʼAshtarọt na Edrei. 5 Ọ chịrị nʼugwu Hemon, Saleka, ala Bashan niile ruo nʼoke ha na ndị Geshua na Maaka nwere, nakwa ọkara nke Gilead, bụ oke ala Saịhọn, bụ eze Heshbọn. 6 Ọ bụ Mosis onyeozi ONYENWE ANYỊ, na ụmụ Izrel, lara eze abụọ ndị a nʼiyi. Mosis nyekwara ebo Ruben, na ebo Gad, na ọkara ebo Manase ala ha. 7 Ndị a bụ aha ndị eze niile Joshua na ụmụ Izrel meriri, nʼofe osimiri Jọdan, nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, site na Baal-Gad nke dị na ndagwurugwu Lebanọn, ruo nʼugwu Halak nke dị na mgbago nʼụzọ Sia. Joshua nyere ebo Izrel niile ala ha ndị a dịka ihe nketa, nʼusoro dịka ebo ha si dị. 8 Ala ndị ọzọ bụkwa ala ugwu ugwu ahụ, na ala dị na mgbada ugwu ọdịda anyanwụ, na ala Araba, na ala ndị dị na mgbada ugwu, na ọzara, nakwa Negev. Ndị a bụ ala ndị Het, na ndị Amọrait, na ndị Kenan, ndị Periz, na ndị Hiv, na ndị Jebus. Ndị a bụ ndị eze ahụ: 9 Eze Jeriko, otueze Ai (nke dị nso na Betel), otu 10 eze Jerusalem, otueze Hebrọn, otu 11 Eze Jamut, otueze Lakish, otu 12 eze Eglọn, otueze Gaza, otu 13 eze Debịa, otueze Geda, otu 14 eze Homa, otueze Arad, otu 15 eze Libna, otueze Adulam, otu 16 eze Makeda, otueze Betel, otu 17 eze Tapụọa, otueze Hefa, otu 18 eze Afek, otueze Lasharọn, otu 19 eze Madọn, otueze Hazọ, otu 20 eze Shịmrọn Meron, otueze Akshaf, otu 21 eze Teanak, otueze Megido, otu 22 eze Kedesh, otueze Jokneam, nʼime Kamel, otu 23 eze Doa, (nʼime obodo Naftod), otueze Goiim, nʼime Gilgal, otuna 24 eze Tịaza, otu. Ha niile dị ndị eze iri atọ na otu.
In Other Versions
Joshua 12 in the ANGEFD
Joshua 12 in the ANTPNG2D
Joshua 12 in the AS21
Joshua 12 in the BAGH
Joshua 12 in the BBPNG
Joshua 12 in the BBT1E
Joshua 12 in the BDS
Joshua 12 in the BEV
Joshua 12 in the BHAD
Joshua 12 in the BIB
Joshua 12 in the BLPT
Joshua 12 in the BNT
Joshua 12 in the BNTABOOT
Joshua 12 in the BNTLV
Joshua 12 in the BOATCB
Joshua 12 in the BOATCB2
Joshua 12 in the BOBCV
Joshua 12 in the BOCNT
Joshua 12 in the BOECS
Joshua 12 in the BOGWICC
Joshua 12 in the BOHCB
Joshua 12 in the BOHCV
Joshua 12 in the BOHLNT
Joshua 12 in the BOHNTLTAL
Joshua 12 in the BOILNTAP
Joshua 12 in the BOITCV
Joshua 12 in the BOKCV
Joshua 12 in the BOKCV2
Joshua 12 in the BOKHWOG
Joshua 12 in the BOKSSV
Joshua 12 in the BOLCB
Joshua 12 in the BOLCB2
Joshua 12 in the BOMCV
Joshua 12 in the BONAV
Joshua 12 in the BONCB
Joshua 12 in the BONLT
Joshua 12 in the BONUT2
Joshua 12 in the BOPLNT
Joshua 12 in the BOSCB
Joshua 12 in the BOSNC
Joshua 12 in the BOTLNT
Joshua 12 in the BOVCB
Joshua 12 in the BOYCB
Joshua 12 in the BPBB
Joshua 12 in the BPH
Joshua 12 in the BSB
Joshua 12 in the CCB
Joshua 12 in the CUV
Joshua 12 in the CUVS
Joshua 12 in the DBT
Joshua 12 in the DGDNT
Joshua 12 in the DHNT
Joshua 12 in the DNT
Joshua 12 in the ELBE
Joshua 12 in the EMTV
Joshua 12 in the ESV
Joshua 12 in the FBV
Joshua 12 in the FEB
Joshua 12 in the GGMNT
Joshua 12 in the GNT
Joshua 12 in the HARY
Joshua 12 in the HNT
Joshua 12 in the IRVA
Joshua 12 in the IRVB
Joshua 12 in the IRVG
Joshua 12 in the IRVH
Joshua 12 in the IRVK
Joshua 12 in the IRVM
Joshua 12 in the IRVM2
Joshua 12 in the IRVO
Joshua 12 in the IRVP
Joshua 12 in the IRVT
Joshua 12 in the IRVT2
Joshua 12 in the IRVU
Joshua 12 in the ISVN
Joshua 12 in the JSNT
Joshua 12 in the KAPI
Joshua 12 in the KBT1ETNIK
Joshua 12 in the KBV
Joshua 12 in the KJV
Joshua 12 in the KNFD
Joshua 12 in the LBA
Joshua 12 in the LBLA
Joshua 12 in the LNT
Joshua 12 in the LSV
Joshua 12 in the MAAL
Joshua 12 in the MBV
Joshua 12 in the MBV2
Joshua 12 in the MHNT
Joshua 12 in the MKNFD
Joshua 12 in the MNG
Joshua 12 in the MNT
Joshua 12 in the MNT2
Joshua 12 in the MRS1T
Joshua 12 in the NAA
Joshua 12 in the NASB
Joshua 12 in the NBLA
Joshua 12 in the NBS
Joshua 12 in the NBVTP
Joshua 12 in the NET2
Joshua 12 in the NIV11
Joshua 12 in the NNT
Joshua 12 in the NNT2
Joshua 12 in the NNT3
Joshua 12 in the PDDPT
Joshua 12 in the PFNT
Joshua 12 in the RMNT
Joshua 12 in the SBIAS
Joshua 12 in the SBIBS
Joshua 12 in the SBIBS2
Joshua 12 in the SBICS
Joshua 12 in the SBIDS
Joshua 12 in the SBIGS
Joshua 12 in the SBIHS
Joshua 12 in the SBIIS
Joshua 12 in the SBIIS2
Joshua 12 in the SBIIS3
Joshua 12 in the SBIKS
Joshua 12 in the SBIKS2
Joshua 12 in the SBIMS
Joshua 12 in the SBIOS
Joshua 12 in the SBIPS
Joshua 12 in the SBISS
Joshua 12 in the SBITS
Joshua 12 in the SBITS2
Joshua 12 in the SBITS3
Joshua 12 in the SBITS4
Joshua 12 in the SBIUS
Joshua 12 in the SBIVS
Joshua 12 in the SBT
Joshua 12 in the SBT1E
Joshua 12 in the SCHL
Joshua 12 in the SNT
Joshua 12 in the SUSU
Joshua 12 in the SUSU2
Joshua 12 in the SYNO
Joshua 12 in the TBIAOTANT
Joshua 12 in the TBT1E
Joshua 12 in the TBT1E2
Joshua 12 in the TFTIP
Joshua 12 in the TFTU
Joshua 12 in the TGNTATF3T
Joshua 12 in the THAI
Joshua 12 in the TNFD
Joshua 12 in the TNT
Joshua 12 in the TNTIK
Joshua 12 in the TNTIL
Joshua 12 in the TNTIN
Joshua 12 in the TNTIP
Joshua 12 in the TNTIZ
Joshua 12 in the TOMA
Joshua 12 in the TTENT
Joshua 12 in the UBG
Joshua 12 in the UGV
Joshua 12 in the UGV2
Joshua 12 in the UGV3
Joshua 12 in the VBL
Joshua 12 in the VDCC
Joshua 12 in the YALU
Joshua 12 in the YAPE
Joshua 12 in the YBVTP
Joshua 12 in the ZBP