Nehemiah 11 (BOICB)
1 Ugbu a, ndịisi Izrel bi nʼobodo nsọ Jerusalem nʼoge a, ma e sitere nʼife nza họpụta otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke ndị bi nʼobodo ndị ọzọ niile ka ha bịa biri na Jerusalem, bụ obodo nsọ ahụ, ebe ụzọ itoolu fọdụrụ bikwa nʼobodo nke aka ha. 2 Ndị mmadụ toro ndị niile jiri afọ ofufu họrọ ịbịa soro biri na Jerusalem. 3 Ndị a bụ ndịisi ala ahụ a na-achị achị ndị bịara biri na Jerusalem (ma ọtụtụ ndị Izrel, ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ụmụ ndị na-ejere Solomọn ozi biiri nʼobodo Juda, onye ọbụla nʼihe onwunwe ya nʼobodo ha dị iche iche. 4 Ebe ndị ọzọkwa bụ ndị sitere na Juda na Benjamin, biiri na Jerusalem). Ndị sitere nʼagbụrụ Juda bụ ndị a:Ataia nwa Uzaya, nwa Zekaraya, nwa Amaraya, nwa Shefataya, nwa Mahalalel, nwa Perez; 5 na Maaseia nwa Baruk, nwa Kol-Hoze, nwa Hazaia, nwa Adaya, nwa Joiarib, nwa Zekaraya, nwa onye Shilo. 6 Ọnụọgụgụ ụmụ Perez niile bi na Jerusalem dị narị anọ, na iri isii na asatọ (468). Ha bụ ndị ikom gbara dimkpa. 7 Ndị sitere nʼagbụrụ Benjamin bụ,Salu nwa Meshulam, nwa Joed, nwa Pedaia, nwa Kolaya, nwa Maaseia, nwa Itiel, nwa Jeshaya, 8 ya na ndị na-eso ya bụ ụmụ Gabai na Salai. Ọnụọgụgụ ha dị narị itoolu na iri abụọ na asatọ (928). 9 Juel nwa Zikri bụ onyeisi ha. Juda nwa Hasenua bụ onye na-eso ya, na onye na-achị akụkụ ọhụrụ nke obodo ahụ. 10 Ndị sitere nʼetiti ndị nchụaja bụ,Jedaya nwa Joiarib, na Jakin, 11 na Seraya nwa Hilkaya, nwa Meshulam, nwa Zadọk, nwa Meraiot, nwa Ahitub onye na-elekọta ụlọ ukwuu Chineke. 12 Ọnụọgụgụ ndị ikom ha na ha na-arụkọ ọrụ nʼụlọ ukwu ahụ bụ narị asatọ na iri abụọ na abụọ (822).Adaya, nwa Jeroham, nwa Pelalaya, nwa Amzi, nwa Zekaraya, nwa Pashua nwa Malkija, 13 na ndị ikom bụ ndịisi ezinaụlọ ndị so ya rụọ ọrụ dị narị abụọ na iri anọ na abụọ (242) nʼọnụọgụgụ,Amashaị nwa Azarel, nwa Ahazai, nwa Meshilemot, nwa Imea, 14 na ndị otu ya nʼọrụ ndị bụkwa dimkpa, dị otu narị na iri abụọ na asatọ (128) nʼọnụọgụgụ.Onyeisi ha bụ Zabdiel nwa Hagedolin. 15 Site na ndị Livayị:Shemaya nwa Hashub, nwa Azrikam, nwa Hashabaya, nwa Buni, 16 na Shabetai, na Jozabad, mmadụ abụọ na ndị ndu ndị Livayị, ndị ọ bụ ha na-arụ ọrụ dị nʼezi nke ụlọ Chineke; 17 Matanaya nwa Mika, nwa Zabdi, nwa Asaf, bụ onyendu nke duru nʼekpere na ofufe ekele.Bakbukaya onye nke abụọ nʼetiti ndị otu ya,na Abda nwa Shamua, nwa Galal, nwa Jedutun, bụ ndị na-enyere ya aka. 18 Ọnụọgụgụ ndị Livayị niile nọ na obodo nsọ ahụ dị narị abụọ na iri asatọ na anọ (284). 19 Ndị nche ọnụ ụzọ ama,Akub, Talmon na ndị otu ha dị otu narị na iri asaa na abụọ (172) nʼọnụọgụgụ, ha bụ ndị na-eche nche nʼọnụ ụzọ ama niile. 20 Ndị fọdụrụ nʼIzrel, ha na ndị nchụaja, na ndị Livayị, nọ nʼobodo Juda niile, onye ọbụla nʼihe nketa ya. 21 Ndị ahụ niile na-eje ozi nʼụlọnsọ bi nʼugwu Ofel. Ndịisi ha bụ Ziha na Gishpa. 22 Onye na-elekọta ndị Livayị bi na Jerusalem bụ Uzi, nwa Bani, nwa Hashabaya, nwa Matanaya, nwa Matanaia, nwa Mika. Uzi bụ otu onye si nʼikwu Asaf, ndị ọbụ abụ maka ije ozi nke ụlọ Chineke. 23 Eze họpụtara ndị ọbụ abụ nyekwa ha ọrụ ha kwesiri ịrụ ụbọchị niile. 24 Petahaya nwa Meshezabel, onye bụ otu nʼagbụrụ Zera, nwa Juda, bụ onyeozi eze banyere ihe niile gbasara ndị mmadụ ahụ. 25 Obodo ụfọdụ ebe ndị Juda bi bụ ndị a: Kiriat Aba, Dibọn, Jekabzeel na obodo nta ndị dị ha gburugburu, 26 Jeshua, Molada, Bet-Pelet, 27 Haza Shual, Bịasheba na obodo ya niile, 28 Ziklag, Mekona na obodo ya niile, 29 En-Rimọn, Zora, Jamut, 30 Zanoa, Adulam na obodo nta dị ha gburugburu, Lakish, ala dị ya gburugburu, Azeka na obodo ya niile. Nke a pụtara na ndị mmadụ bi site na Bịasheba ruo na Ndagwurugwu Hinom. 31 Ndị agbụrụ Benjamin biri na Geba, Mikmash, Aija, Betel na obodo dị ya gburugburu, 32 Anatot, Nob, Ananaya, 33 Hazọ, Rema, Gitaim, 34 Hadid, Zeboim, Nebalat, 35 Lod, Ono na Ge Harashim. 36 Ụfọdụ nʼotu ndị Livayị, ndị ebe obibi ha dị na Juda ka e zigara isoro biri nʼebo Benjamin.
In Other Versions
Nehemiah 11 in the ANGEFD
Nehemiah 11 in the ANTPNG2D
Nehemiah 11 in the AS21
Nehemiah 11 in the BAGH
Nehemiah 11 in the BBPNG
Nehemiah 11 in the BBT1E
Nehemiah 11 in the BDS
Nehemiah 11 in the BEV
Nehemiah 11 in the BHAD
Nehemiah 11 in the BIB
Nehemiah 11 in the BLPT
Nehemiah 11 in the BNT
Nehemiah 11 in the BNTABOOT
Nehemiah 11 in the BNTLV
Nehemiah 11 in the BOATCB
Nehemiah 11 in the BOATCB2
Nehemiah 11 in the BOBCV
Nehemiah 11 in the BOCNT
Nehemiah 11 in the BOECS
Nehemiah 11 in the BOGWICC
Nehemiah 11 in the BOHCB
Nehemiah 11 in the BOHCV
Nehemiah 11 in the BOHLNT
Nehemiah 11 in the BOHNTLTAL
Nehemiah 11 in the BOILNTAP
Nehemiah 11 in the BOITCV
Nehemiah 11 in the BOKCV
Nehemiah 11 in the BOKCV2
Nehemiah 11 in the BOKHWOG
Nehemiah 11 in the BOKSSV
Nehemiah 11 in the BOLCB
Nehemiah 11 in the BOLCB2
Nehemiah 11 in the BOMCV
Nehemiah 11 in the BONAV
Nehemiah 11 in the BONCB
Nehemiah 11 in the BONLT
Nehemiah 11 in the BONUT2
Nehemiah 11 in the BOPLNT
Nehemiah 11 in the BOSCB
Nehemiah 11 in the BOSNC
Nehemiah 11 in the BOTLNT
Nehemiah 11 in the BOVCB
Nehemiah 11 in the BOYCB
Nehemiah 11 in the BPBB
Nehemiah 11 in the BPH
Nehemiah 11 in the BSB
Nehemiah 11 in the CCB
Nehemiah 11 in the CUV
Nehemiah 11 in the CUVS
Nehemiah 11 in the DBT
Nehemiah 11 in the DGDNT
Nehemiah 11 in the DHNT
Nehemiah 11 in the DNT
Nehemiah 11 in the ELBE
Nehemiah 11 in the EMTV
Nehemiah 11 in the ESV
Nehemiah 11 in the FBV
Nehemiah 11 in the FEB
Nehemiah 11 in the GGMNT
Nehemiah 11 in the GNT
Nehemiah 11 in the HARY
Nehemiah 11 in the HNT
Nehemiah 11 in the IRVA
Nehemiah 11 in the IRVB
Nehemiah 11 in the IRVG
Nehemiah 11 in the IRVH
Nehemiah 11 in the IRVK
Nehemiah 11 in the IRVM
Nehemiah 11 in the IRVM2
Nehemiah 11 in the IRVO
Nehemiah 11 in the IRVP
Nehemiah 11 in the IRVT
Nehemiah 11 in the IRVT2
Nehemiah 11 in the IRVU
Nehemiah 11 in the ISVN
Nehemiah 11 in the JSNT
Nehemiah 11 in the KAPI
Nehemiah 11 in the KBT1ETNIK
Nehemiah 11 in the KBV
Nehemiah 11 in the KJV
Nehemiah 11 in the KNFD
Nehemiah 11 in the LBA
Nehemiah 11 in the LBLA
Nehemiah 11 in the LNT
Nehemiah 11 in the LSV
Nehemiah 11 in the MAAL
Nehemiah 11 in the MBV
Nehemiah 11 in the MBV2
Nehemiah 11 in the MHNT
Nehemiah 11 in the MKNFD
Nehemiah 11 in the MNG
Nehemiah 11 in the MNT
Nehemiah 11 in the MNT2
Nehemiah 11 in the MRS1T
Nehemiah 11 in the NAA
Nehemiah 11 in the NASB
Nehemiah 11 in the NBLA
Nehemiah 11 in the NBS
Nehemiah 11 in the NBVTP
Nehemiah 11 in the NET2
Nehemiah 11 in the NIV11
Nehemiah 11 in the NNT
Nehemiah 11 in the NNT2
Nehemiah 11 in the NNT3
Nehemiah 11 in the PDDPT
Nehemiah 11 in the PFNT
Nehemiah 11 in the RMNT
Nehemiah 11 in the SBIAS
Nehemiah 11 in the SBIBS
Nehemiah 11 in the SBIBS2
Nehemiah 11 in the SBICS
Nehemiah 11 in the SBIDS
Nehemiah 11 in the SBIGS
Nehemiah 11 in the SBIHS
Nehemiah 11 in the SBIIS
Nehemiah 11 in the SBIIS2
Nehemiah 11 in the SBIIS3
Nehemiah 11 in the SBIKS
Nehemiah 11 in the SBIKS2
Nehemiah 11 in the SBIMS
Nehemiah 11 in the SBIOS
Nehemiah 11 in the SBIPS
Nehemiah 11 in the SBISS
Nehemiah 11 in the SBITS
Nehemiah 11 in the SBITS2
Nehemiah 11 in the SBITS3
Nehemiah 11 in the SBITS4
Nehemiah 11 in the SBIUS
Nehemiah 11 in the SBIVS
Nehemiah 11 in the SBT
Nehemiah 11 in the SBT1E
Nehemiah 11 in the SCHL
Nehemiah 11 in the SNT
Nehemiah 11 in the SUSU
Nehemiah 11 in the SUSU2
Nehemiah 11 in the SYNO
Nehemiah 11 in the TBIAOTANT
Nehemiah 11 in the TBT1E
Nehemiah 11 in the TBT1E2
Nehemiah 11 in the TFTIP
Nehemiah 11 in the TFTU
Nehemiah 11 in the TGNTATF3T
Nehemiah 11 in the THAI
Nehemiah 11 in the TNFD
Nehemiah 11 in the TNT
Nehemiah 11 in the TNTIK
Nehemiah 11 in the TNTIL
Nehemiah 11 in the TNTIN
Nehemiah 11 in the TNTIP
Nehemiah 11 in the TNTIZ
Nehemiah 11 in the TOMA
Nehemiah 11 in the TTENT
Nehemiah 11 in the UBG
Nehemiah 11 in the UGV
Nehemiah 11 in the UGV2
Nehemiah 11 in the UGV3
Nehemiah 11 in the VBL
Nehemiah 11 in the VDCC
Nehemiah 11 in the YALU
Nehemiah 11 in the YAPE
Nehemiah 11 in the YBVTP
Nehemiah 11 in the ZBP