Numbers 36 (BOICB)
1 Nʼoge ahụ, ndịisi ezi agbụrụ Gilead, nwa Makia, nwa Manase, otu nʼime ụmụ Josef, bịakwutere Mosis na ndị ndu, na ndịisi ezi ụmụ Izrel sị ha: 2 “Mgbe ONYENWE ANYỊ nyere unu onyenwe m iwu inye ụmụ Izrel ala ahụ nʼihe nketa site nʼife nza, onye nyekwara gị iwu iwere ihe nketa nwanne anyị nwoke Zelofehad nyefee nʼaka ụmụ ya ndị inyom. 3 Ugbu a, ọ bụrụ na ha alụọ ndị ikom Izrel si nʼebo ọzọ, mgbe ahụ, ihe nketa ha ga-abụ nke anapụrụ anyị, tụkwasị nʼihe nketa nke ebo ebe ha lụrụ di. Nʼụzọ dị otu a, ihe nketa anyị ga-abụ nke e wepụrụ ihe site na ya. 4 Mgbe afọ inwere onwe nye Izrel ruru, a ga-agụnye ihe nketa ha nʼebo ebe ha lụrụ dị. A ga-esi otu a wepụ ala ha site nʼihe nketa nke nna nna anyị ha ketara.” 5 Mgbe ahụ, Mosis nyere ndị Izrel ntụziaka site nʼiwu ONYENWE ANYỊ sị, “Ihe ndị ikom ebo Josef na-ekwu ziri ezi. 6 Ma nke a bụ iwu ONYENWE ANYỊ na-enye maka ụmụ ndị inyom Zelofehad. Ha nwere ike ịlụ onye ọbụla masịrị ha, ma onye ha ga-alụ ga-abụrịrị onye si nʼagbụrụ ebo nna ha. 7 O nweghị ihe nketa ọbụla nʼIzrel ga-esi nʼaka otu ebo gafee nʼebo ọzọ. Nʼihi na ihe nketa nke ebo ọbụla ga-adịgidere ha dịka otu e siri kee ya nye nna nna ha. 8 Nwa nwanyị Izrel ọbụla ketara ala nʼebo Izrel ọ bụla ga-alụ di site nʼagbụrụ ebo nna ya. Ka ala ha ghara ịgafere ebo ọzọ. 9 Ọ dịghị ihe nketa ọbụla ga-esi nʼotu ebo feere ebo ọzọ. Nʼihi na ebo Izrel ọbụla ga-edebere onwe ha ala ha ketara.” 10 Ya mere, ụmụ ndị inyom Zelofehad mere dịka ONYENWE ANYỊ nyere Mosis nʼiwu. 11 Ụmụ Zelofehad ndị a: Mahla, na Tịaza, na Hogla, na Milka, na Noa, lụrụ ndị ikom si nʼebo nna ha. 12 Ha lụrụ di nʼagbụrụ ụmụ Manase, nwa Josef. Nʼụzọ dị otu a, ihe nketa ha dịgidere nʼebo na agbụrụ nna ha. 13 Ndị a bụ iwu na ụkpụrụ ONYENWE ANYỊ sitere nʼaka Mosis nye ndị Izrel nʼoge ha nọ nʼobosara ala Moab, nʼakụkụ osimiri Jọdan, na ncherita ihu Jeriko.
In Other Versions
Numbers 36 in the ANGEFD
Numbers 36 in the ANTPNG2D
Numbers 36 in the AS21
Numbers 36 in the BAGH
Numbers 36 in the BBPNG
Numbers 36 in the BBT1E
Numbers 36 in the BDS
Numbers 36 in the BEV
Numbers 36 in the BHAD
Numbers 36 in the BIB
Numbers 36 in the BLPT
Numbers 36 in the BNT
Numbers 36 in the BNTABOOT
Numbers 36 in the BNTLV
Numbers 36 in the BOATCB
Numbers 36 in the BOATCB2
Numbers 36 in the BOBCV
Numbers 36 in the BOCNT
Numbers 36 in the BOECS
Numbers 36 in the BOGWICC
Numbers 36 in the BOHCB
Numbers 36 in the BOHCV
Numbers 36 in the BOHLNT
Numbers 36 in the BOHNTLTAL
Numbers 36 in the BOILNTAP
Numbers 36 in the BOITCV
Numbers 36 in the BOKCV
Numbers 36 in the BOKCV2
Numbers 36 in the BOKHWOG
Numbers 36 in the BOKSSV
Numbers 36 in the BOLCB
Numbers 36 in the BOLCB2
Numbers 36 in the BOMCV
Numbers 36 in the BONAV
Numbers 36 in the BONCB
Numbers 36 in the BONLT
Numbers 36 in the BONUT2
Numbers 36 in the BOPLNT
Numbers 36 in the BOSCB
Numbers 36 in the BOSNC
Numbers 36 in the BOTLNT
Numbers 36 in the BOVCB
Numbers 36 in the BOYCB
Numbers 36 in the BPBB
Numbers 36 in the BPH
Numbers 36 in the BSB
Numbers 36 in the CCB
Numbers 36 in the CUV
Numbers 36 in the CUVS
Numbers 36 in the DBT
Numbers 36 in the DGDNT
Numbers 36 in the DHNT
Numbers 36 in the DNT
Numbers 36 in the ELBE
Numbers 36 in the EMTV
Numbers 36 in the ESV
Numbers 36 in the FBV
Numbers 36 in the FEB
Numbers 36 in the GGMNT
Numbers 36 in the GNT
Numbers 36 in the HARY
Numbers 36 in the HNT
Numbers 36 in the IRVA
Numbers 36 in the IRVB
Numbers 36 in the IRVG
Numbers 36 in the IRVH
Numbers 36 in the IRVK
Numbers 36 in the IRVM
Numbers 36 in the IRVM2
Numbers 36 in the IRVO
Numbers 36 in the IRVP
Numbers 36 in the IRVT
Numbers 36 in the IRVT2
Numbers 36 in the IRVU
Numbers 36 in the ISVN
Numbers 36 in the JSNT
Numbers 36 in the KAPI
Numbers 36 in the KBT1ETNIK
Numbers 36 in the KBV
Numbers 36 in the KJV
Numbers 36 in the KNFD
Numbers 36 in the LBA
Numbers 36 in the LBLA
Numbers 36 in the LNT
Numbers 36 in the LSV
Numbers 36 in the MAAL
Numbers 36 in the MBV
Numbers 36 in the MBV2
Numbers 36 in the MHNT
Numbers 36 in the MKNFD
Numbers 36 in the MNG
Numbers 36 in the MNT
Numbers 36 in the MNT2
Numbers 36 in the MRS1T
Numbers 36 in the NAA
Numbers 36 in the NASB
Numbers 36 in the NBLA
Numbers 36 in the NBS
Numbers 36 in the NBVTP
Numbers 36 in the NET2
Numbers 36 in the NIV11
Numbers 36 in the NNT
Numbers 36 in the NNT2
Numbers 36 in the NNT3
Numbers 36 in the PDDPT
Numbers 36 in the PFNT
Numbers 36 in the RMNT
Numbers 36 in the SBIAS
Numbers 36 in the SBIBS
Numbers 36 in the SBIBS2
Numbers 36 in the SBICS
Numbers 36 in the SBIDS
Numbers 36 in the SBIGS
Numbers 36 in the SBIHS
Numbers 36 in the SBIIS
Numbers 36 in the SBIIS2
Numbers 36 in the SBIIS3
Numbers 36 in the SBIKS
Numbers 36 in the SBIKS2
Numbers 36 in the SBIMS
Numbers 36 in the SBIOS
Numbers 36 in the SBIPS
Numbers 36 in the SBISS
Numbers 36 in the SBITS
Numbers 36 in the SBITS2
Numbers 36 in the SBITS3
Numbers 36 in the SBITS4
Numbers 36 in the SBIUS
Numbers 36 in the SBIVS
Numbers 36 in the SBT
Numbers 36 in the SBT1E
Numbers 36 in the SCHL
Numbers 36 in the SNT
Numbers 36 in the SUSU
Numbers 36 in the SUSU2
Numbers 36 in the SYNO
Numbers 36 in the TBIAOTANT
Numbers 36 in the TBT1E
Numbers 36 in the TBT1E2
Numbers 36 in the TFTIP
Numbers 36 in the TFTU
Numbers 36 in the TGNTATF3T
Numbers 36 in the THAI
Numbers 36 in the TNFD
Numbers 36 in the TNT
Numbers 36 in the TNTIK
Numbers 36 in the TNTIL
Numbers 36 in the TNTIN
Numbers 36 in the TNTIP
Numbers 36 in the TNTIZ
Numbers 36 in the TOMA
Numbers 36 in the TTENT
Numbers 36 in the UBG
Numbers 36 in the UGV
Numbers 36 in the UGV2
Numbers 36 in the UGV3
Numbers 36 in the VBL
Numbers 36 in the VDCC
Numbers 36 in the YALU
Numbers 36 in the YAPE
Numbers 36 in the YBVTP
Numbers 36 in the ZBP