Proverbs 29 (BOICB)
1 Onye a na-abara mba mgbe niile ma ọ naghị anata ndụmọdụ,nʼotu ntabi anya ka a ga-etipịa ya, ọ gaghị ekulikwa ọzọ. 2 Mgbe ndị ezi omume nọ nʼọchịchị, ndị a na-achị na-aṅụrị ọṅụ,ma ha na-asụ ude mgbe onye ajọ omume na-achị. 3 Nwoke hụrụ amamihe nʼanya na-eme ka nna ṅụrịa,ma onye bụ enyi ụmụ nwanyị akwụna, na-ala akụnụba ya nʼiyi. 4 Eze na-achị nʼeziokwu na-ewetara obodo ya ọganihu,ma nke na-achọ ngarị na-ala ya nʼiyi. 5 Onye ahụ ji ire ụtọ na-aja onye agbataobi ya mmabụ ọnya ka ọ na-esiri ya. 6 Ọ bụ onye ajọ omume siri ọnya ka ọnya ahụ na-ama.Ma ndị ezi omume na-anọrọ onwe ha na-agụ egwu ọṅụ. 7 Onye ezi omume na-etinye anya nʼihe banyere ikpe ziri ezi nke ndị ogbenye,ma ụdị echiche ahụ adịghị abata ndị ajọ omume nʼobi. 8 Ndị nzuzu na-amalite ọgụ ebe niile,ma ndị nwere uche na-agbalịsị ike ime ka udo dị. 9 Ọ bụrụ na onye maara ihe esoro onye nzuzu gaa nʼụlọikpe,onye nzuzu ga-ewe iwe ọkụ, mee mkpọtụ, kwaa emo ma udo agaghị adị. 10 Ndị ndụ ha na-ebi bụ ime ihe ike na-akpọ onye eziokwu asị,ha na-achọsikwa ike ụzọ ha ga-esi gbuo onye ndụ ya ziri ezi. 11 Onye nzuzu na-egosi oke iwe ya,ma onye nwere uche na-ejide onwe ya na-emekwa ka mmụọ ya dajụọ. 12 Ọ bụrụ na onye na-achị achị aṅaa ntị nʼokwu ụgha,ndị niile na-ejere ya ozi ga-aghọ ndị ajọ omume. 13 Ogbenye na ọgaranya bụ otu na nke a:ọ bụ ONYENWE ANYỊ na-eme ka ha jiri anya ha na-ahụ ụzọ. 14 Ọ bụrụ na eze esite nʼizi ezi kpee ndị ogbenye ikpe,a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi. 15 Ịba mba na iti nwantakịrị ihe na-enye aka mee ka ọ bụrụ ezi nwa,ma nwantakịrị a na-adịghị adụ ọdụ na-eme nne ya ihe ihere. 16 Mgbe ndị na-emebi iwu na-aga nʼihu, njehie na-aba ụba nʼetiti ndị a na-achị achị,ma ndị ezi omume ga-eguzo hụ ọdịda ha. 17 Dọọ nwa gị aka na ntị, ndụ ya ga-enye obi gị udo na ọṅụ.Ọ gaghị emekwa ka ihere mee gị. 18 Obodo na-adịghị atụ egwu Chineke bụ obodo na-adịghị agazi nʼusoro,ma ọṅụ na-adịrị obodo ahụ na-edebe ihe Onyenwe anyị nyere nʼiwu. 19 Ọ bụghị naanị okwu ọnụ ka e ji adọ ndị na-eje ozi aka na ntị,nʼihi na ha nwere ike ghọta ma ha ga-ajụ ime ihe ị chọrọ. 20 Olileanya dịrị onye nzuzukarịa onye ahụ na-adịghị echezi echiche tupu o kwuo okwu. 21 Ị malite na mbụ na-emezi onye na-ejere gị ozi,ọ ga-emesịa chọọ ka i meere ya dịka nwa gị. 22 Onye na-ewe iwe na-akpali ọgụ,onye na-ewe iwe ọkụ na-eme ọtụtụ mmehie. 23 Nganga mmadụ na-eme ka ọ daa,ma mmadụ ahụ dị umeala nʼobi ga-eweta nsọpụrụ. 24 Ndị ọbụla na-enyere ndị ohi aka bụ ndị iro nke ndụ ha,a na-edu ha nʼịṅụ iyi, ma ha adịghị agba akaebe. 25 Ịtụ egwu mmadụ bụ ihe ịma nʼọnya,ma onye ọbụla na-atụkwasị ONYENWE ANYỊ obi na-anọ nʼudo. 26 Ị chọrọ ikpe ziri ezi?Elela onye ikpe anya nʼihu, kama gwa ONYENWE ANYỊ maka ya. 27 Onye ezi omume na-akpọ ajọ omume asị;ndị na-emebi iwu na-akpọ onye ndụ ya ziri ezi asị.
In Other Versions
Proverbs 29 in the ANGEFD
Proverbs 29 in the ANTPNG2D
Proverbs 29 in the AS21
Proverbs 29 in the BAGH
Proverbs 29 in the BBPNG
Proverbs 29 in the BBT1E
Proverbs 29 in the BDS
Proverbs 29 in the BEV
Proverbs 29 in the BHAD
Proverbs 29 in the BIB
Proverbs 29 in the BLPT
Proverbs 29 in the BNT
Proverbs 29 in the BNTABOOT
Proverbs 29 in the BNTLV
Proverbs 29 in the BOATCB
Proverbs 29 in the BOATCB2
Proverbs 29 in the BOBCV
Proverbs 29 in the BOCNT
Proverbs 29 in the BOECS
Proverbs 29 in the BOGWICC
Proverbs 29 in the BOHCB
Proverbs 29 in the BOHCV
Proverbs 29 in the BOHLNT
Proverbs 29 in the BOHNTLTAL
Proverbs 29 in the BOILNTAP
Proverbs 29 in the BOITCV
Proverbs 29 in the BOKCV
Proverbs 29 in the BOKCV2
Proverbs 29 in the BOKHWOG
Proverbs 29 in the BOKSSV
Proverbs 29 in the BOLCB
Proverbs 29 in the BOLCB2
Proverbs 29 in the BOMCV
Proverbs 29 in the BONAV
Proverbs 29 in the BONCB
Proverbs 29 in the BONLT
Proverbs 29 in the BONUT2
Proverbs 29 in the BOPLNT
Proverbs 29 in the BOSCB
Proverbs 29 in the BOSNC
Proverbs 29 in the BOTLNT
Proverbs 29 in the BOVCB
Proverbs 29 in the BOYCB
Proverbs 29 in the BPBB
Proverbs 29 in the BPH
Proverbs 29 in the BSB
Proverbs 29 in the CCB
Proverbs 29 in the CUV
Proverbs 29 in the CUVS
Proverbs 29 in the DBT
Proverbs 29 in the DGDNT
Proverbs 29 in the DHNT
Proverbs 29 in the DNT
Proverbs 29 in the ELBE
Proverbs 29 in the EMTV
Proverbs 29 in the ESV
Proverbs 29 in the FBV
Proverbs 29 in the FEB
Proverbs 29 in the GGMNT
Proverbs 29 in the GNT
Proverbs 29 in the HARY
Proverbs 29 in the HNT
Proverbs 29 in the IRVA
Proverbs 29 in the IRVB
Proverbs 29 in the IRVG
Proverbs 29 in the IRVH
Proverbs 29 in the IRVK
Proverbs 29 in the IRVM
Proverbs 29 in the IRVM2
Proverbs 29 in the IRVO
Proverbs 29 in the IRVP
Proverbs 29 in the IRVT
Proverbs 29 in the IRVT2
Proverbs 29 in the IRVU
Proverbs 29 in the ISVN
Proverbs 29 in the JSNT
Proverbs 29 in the KAPI
Proverbs 29 in the KBT1ETNIK
Proverbs 29 in the KBV
Proverbs 29 in the KJV
Proverbs 29 in the KNFD
Proverbs 29 in the LBA
Proverbs 29 in the LBLA
Proverbs 29 in the LNT
Proverbs 29 in the LSV
Proverbs 29 in the MAAL
Proverbs 29 in the MBV
Proverbs 29 in the MBV2
Proverbs 29 in the MHNT
Proverbs 29 in the MKNFD
Proverbs 29 in the MNG
Proverbs 29 in the MNT
Proverbs 29 in the MNT2
Proverbs 29 in the MRS1T
Proverbs 29 in the NAA
Proverbs 29 in the NASB
Proverbs 29 in the NBLA
Proverbs 29 in the NBS
Proverbs 29 in the NBVTP
Proverbs 29 in the NET2
Proverbs 29 in the NIV11
Proverbs 29 in the NNT
Proverbs 29 in the NNT2
Proverbs 29 in the NNT3
Proverbs 29 in the PDDPT
Proverbs 29 in the PFNT
Proverbs 29 in the RMNT
Proverbs 29 in the SBIAS
Proverbs 29 in the SBIBS
Proverbs 29 in the SBIBS2
Proverbs 29 in the SBICS
Proverbs 29 in the SBIDS
Proverbs 29 in the SBIGS
Proverbs 29 in the SBIHS
Proverbs 29 in the SBIIS
Proverbs 29 in the SBIIS2
Proverbs 29 in the SBIIS3
Proverbs 29 in the SBIKS
Proverbs 29 in the SBIKS2
Proverbs 29 in the SBIMS
Proverbs 29 in the SBIOS
Proverbs 29 in the SBIPS
Proverbs 29 in the SBISS
Proverbs 29 in the SBITS
Proverbs 29 in the SBITS2
Proverbs 29 in the SBITS3
Proverbs 29 in the SBITS4
Proverbs 29 in the SBIUS
Proverbs 29 in the SBIVS
Proverbs 29 in the SBT
Proverbs 29 in the SBT1E
Proverbs 29 in the SCHL
Proverbs 29 in the SNT
Proverbs 29 in the SUSU
Proverbs 29 in the SUSU2
Proverbs 29 in the SYNO
Proverbs 29 in the TBIAOTANT
Proverbs 29 in the TBT1E
Proverbs 29 in the TBT1E2
Proverbs 29 in the TFTIP
Proverbs 29 in the TFTU
Proverbs 29 in the TGNTATF3T
Proverbs 29 in the THAI
Proverbs 29 in the TNFD
Proverbs 29 in the TNT
Proverbs 29 in the TNTIK
Proverbs 29 in the TNTIL
Proverbs 29 in the TNTIN
Proverbs 29 in the TNTIP
Proverbs 29 in the TNTIZ
Proverbs 29 in the TOMA
Proverbs 29 in the TTENT
Proverbs 29 in the UBG
Proverbs 29 in the UGV
Proverbs 29 in the UGV2
Proverbs 29 in the UGV3
Proverbs 29 in the VBL
Proverbs 29 in the VDCC
Proverbs 29 in the YALU
Proverbs 29 in the YAPE
Proverbs 29 in the YBVTP
Proverbs 29 in the ZBP