Proverbs 31 (BOICB)
1 Ndị a bụ okwu si nʼọnụ Lemuel, eze Masa. Ha bụ okwu ndị ahụ nne eze Lemuel kuziri ya. 2 Gee ntị, nwa m, gee ntị, nwa nke afọ m.Gee ntị, nwa m, nwa nke ọziza ekpere m niile. 3 Enyela ụmụ nwanyị ike gị,enyekwela ịdị ike gị nʼaka ndị nʼala ndị eze nʼiyi. 4 Lemuel nwa m, ọ bụghị ihe kwesiri ekwesi na ndị eze ga-aṅụ mmanya.O kwesikwaghị ka agụụ ịṅụ mmanyabụrụ ihe ga na-agụ ndị eze. 5 Ka ha ghara ịṅụbiga mmanya oke si otu a chefuo ikpe ikpe ziri ezi dịka iwu kwuru.Ka ha gharakwa isite nʼịṅụbiga mmanya oke napụ ndị a na-emegbu emegbu ikpe ziri ezi ha kwesiri inweta. 6 Ndị e kwesiri inye mmanya bụ ndị ahụ na-ala nʼiyi,ndị ahụ nọ nʼọnọdụ oke ihe mgbu nke obi. 7 Ka ha ṅụọ chefuo ọnọdụ ọjọọ ha,ka ha gharakwa icheta ọnọdụ nhụju anya ha. 8 Jisie ike kwuchite ọnụ ndị ahụ na-enweghị ike ikwuru ọnụ onwe ha;kwuchitekwa ọnụ ndị niile ọnọdụ ha dị ala. 9 Kwusie okwu ike, kpeekwa ikpe ziri ezi.Gbooro ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa ọgụ site nʼaka ndị na-emegbu ha. 10 Nwanyị nwere ugwu onye ga-achọtali ya?Ọ dị oke ọnụ karịa nkume rubi. 11 Di nwanyị dị otu a na-atụkwasị obi ya niile nʼime ya,ọ dịghị ihe dị mkpa nke na-akọ ya. 12 Ihe nwanyị dị otu a na-ewetara di ya bụ naanị ihe ọma.Ihe ọjọọ ọbụla adịghị esi nʼaka ya abịakwasị di ya ụbọchị niile nke ndụ ya. 13 Ọ na-ahọrọ ajị anụ na flakisijiri ya na-arụ ọrụ na-atọ aka ya ụtọ. 14 Ọ na-esite nʼebe dị anya na-ebubata ihe oriri nʼụlọ yadịka a ga-asị na ọ bụ ụgbọ mmiri. 15 Tupu chi abọzie,nwanyị a esitelarị nʼihe ndina bilie kwadooro ezinaụlọ ya ihe oriri,ma debekwara odibo ndị inyom na-ejere ya ozi oke ihe oriri nke ha. 16 Ọ na-apụ nyochapụta ịdị mma ala ubi, ma zụpụta ya.Ọ bụ ego ọ rụpụtara nʼonwe ya ka o ji arụ ọrụ ubi vaịnị. 17 Ike ịrụ ọrụ adịghị agwụ ya.Ọ dị nnọọ ike, bụrụkwa onye na-arụpụta ihe dị iche iche. 18 Ọ na-elezi anya hụ na ihe ahịa o mepụtara dị ezi oke ọnụahịa;ọ bụ nke a mere o ji na-arụ ọrụ ruo nʼime ime abalị. 19 Nʼọbụaka ya ka o jidere osisi ịtụ ogho akwa;mkpịsịaka ya na-ejidesikwa ozele e ji na-ekwe akwa ike. 20 Ọ na-agbasapụ akainyere ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa aka. 21 Udu mmiri maọbụ oge oke oyi adịghị eche ya uchenʼihi na ndị niile nọ nʼezinaụlọ ya nwere uwe ha ga-eji chụọ oyi. 22 Ọ na-akpa akwa a na-agbasa nʼelu ihe ndina,ma ya onwe ya na-eyikwa uwe e ji ezi akwa ọcha na akwa odo odo dụọ. 23 Di ya bụ onye a na-asọpụrụ nʼọnụ ụzọ ama obodoebe ọ na-ewere ọnọdụ nʼetiti ndị okenye nke ala ahụ. 24 Ọ na-akpa ma na-adụkwa akwa dị iche iche, ya na ihe ike nʼukwu,ndị ọ na-eresi ndị ahịa ndị ọzọ. 25 Ọ bụ nwanyị dị ike, onye a na-asọpụrụ asọpụrụ.Ụjọ adịghị atụkwa ya maka ihe ga-eme nʼoge dị nʼihu. 26 Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwuntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya. 27 Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya,ọ naghị arụ ọrụ umengwụ. 28 Ụmụ ya na-ebili gọzie ya;otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto. 29 Ọ ga-asị; “E nwere ọtụtụ ndị inyom ndị bụ ezi nwunye nye di ha,ma gị onwe gị kachasị ha niile mma.” 30 Ịma mma nke elu ahụ adịghị egosi ihe mmadụ bụ, nʼihi na ịma mma adịghị adịgide ogologo oge.Ma nwanyị ọbụla nke na-atụ egwu ONYENWE ANYỊ bụ onye e kwesiri ito. 31 E kwesiri ito ya nʼihi ọrụ ọma niile nke aka ya rụpụtara.Ka ọrụ ya niile wetara ya otuto nʼọnụ ụzọ ama nke obodo.
In Other Versions
Proverbs 31 in the ANGEFD
Proverbs 31 in the ANTPNG2D
Proverbs 31 in the AS21
Proverbs 31 in the BAGH
Proverbs 31 in the BBPNG
Proverbs 31 in the BBT1E
Proverbs 31 in the BDS
Proverbs 31 in the BEV
Proverbs 31 in the BHAD
Proverbs 31 in the BIB
Proverbs 31 in the BLPT
Proverbs 31 in the BNT
Proverbs 31 in the BNTABOOT
Proverbs 31 in the BNTLV
Proverbs 31 in the BOATCB
Proverbs 31 in the BOATCB2
Proverbs 31 in the BOBCV
Proverbs 31 in the BOCNT
Proverbs 31 in the BOECS
Proverbs 31 in the BOGWICC
Proverbs 31 in the BOHCB
Proverbs 31 in the BOHCV
Proverbs 31 in the BOHLNT
Proverbs 31 in the BOHNTLTAL
Proverbs 31 in the BOILNTAP
Proverbs 31 in the BOITCV
Proverbs 31 in the BOKCV
Proverbs 31 in the BOKCV2
Proverbs 31 in the BOKHWOG
Proverbs 31 in the BOKSSV
Proverbs 31 in the BOLCB
Proverbs 31 in the BOLCB2
Proverbs 31 in the BOMCV
Proverbs 31 in the BONAV
Proverbs 31 in the BONCB
Proverbs 31 in the BONLT
Proverbs 31 in the BONUT2
Proverbs 31 in the BOPLNT
Proverbs 31 in the BOSCB
Proverbs 31 in the BOSNC
Proverbs 31 in the BOTLNT
Proverbs 31 in the BOVCB
Proverbs 31 in the BOYCB
Proverbs 31 in the BPBB
Proverbs 31 in the BPH
Proverbs 31 in the BSB
Proverbs 31 in the CCB
Proverbs 31 in the CUV
Proverbs 31 in the CUVS
Proverbs 31 in the DBT
Proverbs 31 in the DGDNT
Proverbs 31 in the DHNT
Proverbs 31 in the DNT
Proverbs 31 in the ELBE
Proverbs 31 in the EMTV
Proverbs 31 in the ESV
Proverbs 31 in the FBV
Proverbs 31 in the FEB
Proverbs 31 in the GGMNT
Proverbs 31 in the GNT
Proverbs 31 in the HARY
Proverbs 31 in the HNT
Proverbs 31 in the IRVA
Proverbs 31 in the IRVB
Proverbs 31 in the IRVG
Proverbs 31 in the IRVH
Proverbs 31 in the IRVK
Proverbs 31 in the IRVM
Proverbs 31 in the IRVM2
Proverbs 31 in the IRVO
Proverbs 31 in the IRVP
Proverbs 31 in the IRVT
Proverbs 31 in the IRVT2
Proverbs 31 in the IRVU
Proverbs 31 in the ISVN
Proverbs 31 in the JSNT
Proverbs 31 in the KAPI
Proverbs 31 in the KBT1ETNIK
Proverbs 31 in the KBV
Proverbs 31 in the KJV
Proverbs 31 in the KNFD
Proverbs 31 in the LBA
Proverbs 31 in the LBLA
Proverbs 31 in the LNT
Proverbs 31 in the LSV
Proverbs 31 in the MAAL
Proverbs 31 in the MBV
Proverbs 31 in the MBV2
Proverbs 31 in the MHNT
Proverbs 31 in the MKNFD
Proverbs 31 in the MNG
Proverbs 31 in the MNT
Proverbs 31 in the MNT2
Proverbs 31 in the MRS1T
Proverbs 31 in the NAA
Proverbs 31 in the NASB
Proverbs 31 in the NBLA
Proverbs 31 in the NBS
Proverbs 31 in the NBVTP
Proverbs 31 in the NET2
Proverbs 31 in the NIV11
Proverbs 31 in the NNT
Proverbs 31 in the NNT2
Proverbs 31 in the NNT3
Proverbs 31 in the PDDPT
Proverbs 31 in the PFNT
Proverbs 31 in the RMNT
Proverbs 31 in the SBIAS
Proverbs 31 in the SBIBS
Proverbs 31 in the SBIBS2
Proverbs 31 in the SBICS
Proverbs 31 in the SBIDS
Proverbs 31 in the SBIGS
Proverbs 31 in the SBIHS
Proverbs 31 in the SBIIS
Proverbs 31 in the SBIIS2
Proverbs 31 in the SBIIS3
Proverbs 31 in the SBIKS
Proverbs 31 in the SBIKS2
Proverbs 31 in the SBIMS
Proverbs 31 in the SBIOS
Proverbs 31 in the SBIPS
Proverbs 31 in the SBISS
Proverbs 31 in the SBITS
Proverbs 31 in the SBITS2
Proverbs 31 in the SBITS3
Proverbs 31 in the SBITS4
Proverbs 31 in the SBIUS
Proverbs 31 in the SBIVS
Proverbs 31 in the SBT
Proverbs 31 in the SBT1E
Proverbs 31 in the SCHL
Proverbs 31 in the SNT
Proverbs 31 in the SUSU
Proverbs 31 in the SUSU2
Proverbs 31 in the SYNO
Proverbs 31 in the TBIAOTANT
Proverbs 31 in the TBT1E
Proverbs 31 in the TBT1E2
Proverbs 31 in the TFTIP
Proverbs 31 in the TFTU
Proverbs 31 in the TGNTATF3T
Proverbs 31 in the THAI
Proverbs 31 in the TNFD
Proverbs 31 in the TNT
Proverbs 31 in the TNTIK
Proverbs 31 in the TNTIL
Proverbs 31 in the TNTIN
Proverbs 31 in the TNTIP
Proverbs 31 in the TNTIZ
Proverbs 31 in the TOMA
Proverbs 31 in the TTENT
Proverbs 31 in the UBG
Proverbs 31 in the UGV
Proverbs 31 in the UGV2
Proverbs 31 in the UGV3
Proverbs 31 in the VBL
Proverbs 31 in the VDCC
Proverbs 31 in the YALU
Proverbs 31 in the YAPE
Proverbs 31 in the YBVTP
Proverbs 31 in the ZBP