Psalms 73 (BOICB)

undefined Abụ Ọma Asaf. 1 Nʼezie, Chineke dịịrị Izrel mma,dịkwara ndị obi ha dị ọcha. 2 Ma mụ onwe m, ọ fọdụrụ nwantịị ka m zọhie ụkwụ,ọ fọdụrụ nwantịị ka ụkwụ m gbụchapụ. 3 Nʼihi na e kwosara m ndị mpako ekworo;mgbe m hụrụ ịba ụba nke ndị ajọ omume. 4 Ha anaghị adọgbu onwe ha;ahụ ha gbara abụba, siekwa ike. 5 Nsogbu niile mmadụ ibe ha na-enwe adịghị erute ha.Ha enweghị mkpa ọbụla nke na-akpa ha dịka ndị ọzọ nwere. 6 Nʼihi nke a, nganga bụ ihe ịnya nʼolu ha;ha jikwa ihe ike kpuchie onwe ha dịka uwe. 7 Mmehie na-esite nʼobi ọjọọ ha apụta;echiche ọjọọ ha enweghị ngụta. 8 Ha na-akwa emo, na-ejikwa iro ekwu okwu;nʼime mpako ha, ha na-aba mba imegbu ndị ọzọ. 9 Ha ji ọnụ ha na-ekwu na eluigwe bụ nke ha,ha jikwa ire ha kwuo na ụwa niile bụ nke ha. 10 Nʼihi nke a, ndị ha na-eso ha,na-aṅụrụ okwu ha ebe ọ bara ụba dịka mmiri. 11 Ha na-asị, “Olee otu Chineke ga-esi mara?Ọ dịkwanụ ihe Onye kachasị ihe niile elu maara?” 12 Otu a ka ndị ajọ omume dị,ha na-ebi ndụ na-enweghị nsogbu; akụnụba ha na-amụbakwa. 13 Nʼezie, ọ bụ naanị nʼefu ka m debere obi m ọcha,nʼefu ka m kwọrọ aka m abụọ nʼemeghị ihe ọjọọ. 14 Ogologo ụbọchị niile, anọ m na nsogbu;ụtụtụ niile ka m na-anata ntaramahụhụ. 15 Ọ bụrụ na m kwuru sị, “Nke a ka m ga-ekwu,”agaara m abụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nʼetiti ụmụ gị. 16 Mgbe m gbalịrị ịghọta ihe ndị a niile,ọ ghọọrọ m ihe mwute, 17 tutu ruo mgbe m bara nʼebe nsọ Chineke;mgbe ahụ ka m ghọtara ihe ga-eme ha nʼikpeazụ. 18 Nʼezie, ị na-eguzo ha nʼala na-achị achị;ị na-atụda ha, laa ha nʼiyi. 19 Lee, ka ha si laa nʼiyi nʼotu ntabi anya,bụrụ ndị ihe egwu dị iche iche kpochapụrụ kpamkpam! 20 Dịka nrọ, mgbe mmadụ na-eteta,otu a, O Onyenwe anyị, mgbe i tetara,ị ga-eleda ha anya dịka echiche na-agaghị emezu. 21 Mgbe m nọ nʼobi mwute;mmụọ m dara mba. 22 Abụ m onye nzuzu na onye na-amaghị ihe.Adị m ka anụ ọhịa nʼihu gị. 23 Ma ana m anọnyere gị mgbe niile;ị na-ejide m nʼaka nri m. 24 Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m,ma emesịa, ị ga-anabata m nʼebube gị. 25 Onye ka m nwere nʼeluigwe ma ọ bụghị gị?Ọ dịghị ihe ụwa a nwere nke m ga-achọsi ike karịa gị. 26 Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba,ma Chineke bụ ike nke obi m,na ihe nketa m ruo ebighị ebi. 27 Ndị niile nọpụrụ gị nʼebe dị anya ga-ala nʼiyi.Ị ga-alakwa ndị niile na-ekwesighị ntụkwasị obi, nye gị nʼiyi. 28 Ma nye mụ onwe m, ọ dị mma ịnọ Chineke nso.Emeela m Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ebe mgbaba m.Aga m akọ banyere ọrụ gị niile dị iche iche.

In Other Versions

Psalms 73 in the ANGEFD

Psalms 73 in the ANTPNG2D

Psalms 73 in the AS21

Psalms 73 in the BAGH

Psalms 73 in the BBPNG

Psalms 73 in the BBT1E

Psalms 73 in the BDS

Psalms 73 in the BEV

Psalms 73 in the BHAD

Psalms 73 in the BIB

Psalms 73 in the BLPT

Psalms 73 in the BNT

Psalms 73 in the BNTABOOT

Psalms 73 in the BNTLV

Psalms 73 in the BOATCB

Psalms 73 in the BOATCB2

Psalms 73 in the BOBCV

Psalms 73 in the BOCNT

Psalms 73 in the BOECS

Psalms 73 in the BOGWICC

Psalms 73 in the BOHCB

Psalms 73 in the BOHCV

Psalms 73 in the BOHLNT

Psalms 73 in the BOHNTLTAL

Psalms 73 in the BOILNTAP

Psalms 73 in the BOITCV

Psalms 73 in the BOKCV

Psalms 73 in the BOKCV2

Psalms 73 in the BOKHWOG

Psalms 73 in the BOKSSV

Psalms 73 in the BOLCB

Psalms 73 in the BOLCB2

Psalms 73 in the BOMCV

Psalms 73 in the BONAV

Psalms 73 in the BONCB

Psalms 73 in the BONLT

Psalms 73 in the BONUT2

Psalms 73 in the BOPLNT

Psalms 73 in the BOSCB

Psalms 73 in the BOSNC

Psalms 73 in the BOTLNT

Psalms 73 in the BOVCB

Psalms 73 in the BOYCB

Psalms 73 in the BPBB

Psalms 73 in the BPH

Psalms 73 in the BSB

Psalms 73 in the CCB

Psalms 73 in the CUV

Psalms 73 in the CUVS

Psalms 73 in the DBT

Psalms 73 in the DGDNT

Psalms 73 in the DHNT

Psalms 73 in the DNT

Psalms 73 in the ELBE

Psalms 73 in the EMTV

Psalms 73 in the ESV

Psalms 73 in the FBV

Psalms 73 in the FEB

Psalms 73 in the GGMNT

Psalms 73 in the GNT

Psalms 73 in the HARY

Psalms 73 in the HNT

Psalms 73 in the IRVA

Psalms 73 in the IRVB

Psalms 73 in the IRVG

Psalms 73 in the IRVH

Psalms 73 in the IRVK

Psalms 73 in the IRVM

Psalms 73 in the IRVM2

Psalms 73 in the IRVO

Psalms 73 in the IRVP

Psalms 73 in the IRVT

Psalms 73 in the IRVT2

Psalms 73 in the IRVU

Psalms 73 in the ISVN

Psalms 73 in the JSNT

Psalms 73 in the KAPI

Psalms 73 in the KBT1ETNIK

Psalms 73 in the KBV

Psalms 73 in the KJV

Psalms 73 in the KNFD

Psalms 73 in the LBA

Psalms 73 in the LBLA

Psalms 73 in the LNT

Psalms 73 in the LSV

Psalms 73 in the MAAL

Psalms 73 in the MBV

Psalms 73 in the MBV2

Psalms 73 in the MHNT

Psalms 73 in the MKNFD

Psalms 73 in the MNG

Psalms 73 in the MNT

Psalms 73 in the MNT2

Psalms 73 in the MRS1T

Psalms 73 in the NAA

Psalms 73 in the NASB

Psalms 73 in the NBLA

Psalms 73 in the NBS

Psalms 73 in the NBVTP

Psalms 73 in the NET2

Psalms 73 in the NIV11

Psalms 73 in the NNT

Psalms 73 in the NNT2

Psalms 73 in the NNT3

Psalms 73 in the PDDPT

Psalms 73 in the PFNT

Psalms 73 in the RMNT

Psalms 73 in the SBIAS

Psalms 73 in the SBIBS

Psalms 73 in the SBIBS2

Psalms 73 in the SBICS

Psalms 73 in the SBIDS

Psalms 73 in the SBIGS

Psalms 73 in the SBIHS

Psalms 73 in the SBIIS

Psalms 73 in the SBIIS2

Psalms 73 in the SBIIS3

Psalms 73 in the SBIKS

Psalms 73 in the SBIKS2

Psalms 73 in the SBIMS

Psalms 73 in the SBIOS

Psalms 73 in the SBIPS

Psalms 73 in the SBISS

Psalms 73 in the SBITS

Psalms 73 in the SBITS2

Psalms 73 in the SBITS3

Psalms 73 in the SBITS4

Psalms 73 in the SBIUS

Psalms 73 in the SBIVS

Psalms 73 in the SBT

Psalms 73 in the SBT1E

Psalms 73 in the SCHL

Psalms 73 in the SNT

Psalms 73 in the SUSU

Psalms 73 in the SUSU2

Psalms 73 in the SYNO

Psalms 73 in the TBIAOTANT

Psalms 73 in the TBT1E

Psalms 73 in the TBT1E2

Psalms 73 in the TFTIP

Psalms 73 in the TFTU

Psalms 73 in the TGNTATF3T

Psalms 73 in the THAI

Psalms 73 in the TNFD

Psalms 73 in the TNT

Psalms 73 in the TNTIK

Psalms 73 in the TNTIL

Psalms 73 in the TNTIN

Psalms 73 in the TNTIP

Psalms 73 in the TNTIZ

Psalms 73 in the TOMA

Psalms 73 in the TTENT

Psalms 73 in the UBG

Psalms 73 in the UGV

Psalms 73 in the UGV2

Psalms 73 in the UGV3

Psalms 73 in the VBL

Psalms 73 in the VDCC

Psalms 73 in the YALU

Psalms 73 in the YAPE

Psalms 73 in the YBVTP

Psalms 73 in the ZBP