Titus 2 (BOICB)
1 Nʼakụkụ nke gị, na-akụzi ihe kwesiri eziokwu nke okwukwe. 2 Gwa ndị okenye nwoke ka ha nwee anya udo, ka ha nwee akọnuche zuruoke, ka ha bụrụ ndị kwesiri nsọpụrụ, ndị okwukwe ha siri ike, ndị na-ahụ ibe ha nʼanya, na ndị nwekwara ntachiobi. 3 Nʼotu aka ahụ, gwa ndị okenye nwanyị ka ha na-eme omume dị ka ụmụ nwanyị dị nsọ. Ka ha ghara ịbụ ndị na-agba asịrị maọbụ ohu nke ịṅụbiga mmanya oke. Kama ha na-akụzi ihe dị mma. 4 Ha ga-esi otu a kuziere ụmụ agbọghọ ka ha ga-esi hụ di ha na ụmụ ha nʼanya. 5 Ka ha bụrụkwa ndị akọnuche ha zuruoke, ndị dị ọcha nʼobi, ndị na-edozi ezinaụlọ di ha, ndị na-eme ebere, ndị na-edo onwe ha nʼokpuru di ha, ka onye ọbụla ghara ikwulu okwu Chineke. 6 Nʼotu ụzọ ahụ kwa, gbaakwa ụmụ okorobịa ume ka ha jide onwe ha. 7 Nʼihe niile ị na-eme, mee onwe gị ihe ịma atụ ndị ọzọ ga na-eṅomi nʼime ezi omume. Na nkuzi gị niile, gosikwa izuoke na ikwesi ntụkwasị obi. 8 Ka ozi gị bụrụ nke kwụ ọtọ mmadụ apụghị ịma ikpe, ka ihere mee onye na-agbagha gị okwu, ebe ọ bụ na onweghi ihe ọjọọ ọ ga-ekwu gbasara anyị. 9 Gwa ndị ohu ka ha na-erubere ndị nwe ha isi, ka ha na-eme ihe ga-atọ onyenwe ha ụtọ mgbe niile. Ka ha hapụ ịsa ndị nwe ha okwu, 10 ka ha ghara izu ohi, kama ka ha gosi na ha bụ ndị kwesiri ntụkwasị obi. Nʼụzọ dị otu a, ha ga-ewetara ihe anyị na-akụzi maka Chineke Onye nzọpụta anyị otuto nʼihe niile ha na-eme. 11 Nʼihi na Chineke emela ka amara ya nke wetaara mmadụ niile nzọpụta pụta ìhè. 12 Ọ bụkwa amara a na-akụziri anyị ka anyị jụ ndụ asọpụrụghị Chineke na nke ịgbaso ọchịchọ ọjọọ dị nʼụwa, kama ka anyị bie ndụ dị ka ndịisi zuruoke na ndụ ezi omume, nakwa ịtụ egwu Chineke nʼọgbọ nke oge a. 13 Otu a ka anyị ga-esi na-eche olileanya anyị dị ngọzị bụ ọbịbịa nke otuto nke Chineke anyị dị ukwuu, na Onye nzọpụta anyị bụ Jisọs Kraịst. 14 Ọ bụ ya jiri onwe ya chụọ aja nʼihi anyị, ka ọ gbapụta anyị site nʼajọ omume anyị niile, na ido ndị ga-abụ ndị nke ya ọcha nye onwe ya, ndị ọ na-agụ agụụ ime ihe dị mma mgbe niile. 15 Na-akụzi ihe ndị a, werekwa ha na-adụ ndị gị ọdụ site nʼikike niile i nwere. Werekwa ha na-atụ ha mmehie ha nʼihu. Ka mmadụ ọbụla ghara ilelị gị anya.
In Other Versions
Titus 2 in the ANGEFD
Titus 2 in the ANTPNG2D
Titus 2 in the AS21
Titus 2 in the BAGH
Titus 2 in the BBPNG
Titus 2 in the BBT1E
Titus 2 in the BDS
Titus 2 in the BEV
Titus 2 in the BHAD
Titus 2 in the BIB
Titus 2 in the BLPT
Titus 2 in the BNT
Titus 2 in the BNTABOOT
Titus 2 in the BNTLV
Titus 2 in the BOATCB
Titus 2 in the BOATCB2
Titus 2 in the BOBCV
Titus 2 in the BOCNT
Titus 2 in the BOECS
Titus 2 in the BOGWICC
Titus 2 in the BOHCB
Titus 2 in the BOHCV
Titus 2 in the BOHLNT
Titus 2 in the BOHNTLTAL
Titus 2 in the BOILNTAP
Titus 2 in the BOITCV
Titus 2 in the BOKCV
Titus 2 in the BOKCV2
Titus 2 in the BOKHWOG
Titus 2 in the BOKSSV
Titus 2 in the BOLCB
Titus 2 in the BOLCB2
Titus 2 in the BOMCV
Titus 2 in the BONAV
Titus 2 in the BONCB
Titus 2 in the BONLT
Titus 2 in the BONUT2
Titus 2 in the BOPLNT
Titus 2 in the BOSCB
Titus 2 in the BOSNC
Titus 2 in the BOTLNT
Titus 2 in the BOVCB
Titus 2 in the BOYCB
Titus 2 in the BPBB
Titus 2 in the BPH
Titus 2 in the BSB
Titus 2 in the CCB
Titus 2 in the CUV
Titus 2 in the CUVS
Titus 2 in the DBT
Titus 2 in the DGDNT
Titus 2 in the DHNT
Titus 2 in the DNT
Titus 2 in the ELBE
Titus 2 in the EMTV
Titus 2 in the ESV
Titus 2 in the FBV
Titus 2 in the FEB
Titus 2 in the GGMNT
Titus 2 in the GNT
Titus 2 in the HARY
Titus 2 in the HNT
Titus 2 in the IRVA
Titus 2 in the IRVB
Titus 2 in the IRVG
Titus 2 in the IRVH
Titus 2 in the IRVK
Titus 2 in the IRVM
Titus 2 in the IRVM2
Titus 2 in the IRVO
Titus 2 in the IRVP
Titus 2 in the IRVT
Titus 2 in the IRVT2
Titus 2 in the IRVU
Titus 2 in the ISVN
Titus 2 in the JSNT
Titus 2 in the KAPI
Titus 2 in the KBT1ETNIK
Titus 2 in the KBV
Titus 2 in the KJV
Titus 2 in the KNFD
Titus 2 in the LBA
Titus 2 in the LBLA
Titus 2 in the LNT
Titus 2 in the LSV
Titus 2 in the MAAL
Titus 2 in the MBV
Titus 2 in the MBV2
Titus 2 in the MHNT
Titus 2 in the MKNFD
Titus 2 in the MNG
Titus 2 in the MNT
Titus 2 in the MNT2
Titus 2 in the MRS1T
Titus 2 in the NAA
Titus 2 in the NASB
Titus 2 in the NBLA
Titus 2 in the NBS
Titus 2 in the NBVTP
Titus 2 in the NET2
Titus 2 in the NIV11
Titus 2 in the NNT
Titus 2 in the NNT2
Titus 2 in the NNT3
Titus 2 in the PDDPT
Titus 2 in the PFNT
Titus 2 in the RMNT
Titus 2 in the SBIAS
Titus 2 in the SBIBS
Titus 2 in the SBIBS2
Titus 2 in the SBICS
Titus 2 in the SBIDS
Titus 2 in the SBIGS
Titus 2 in the SBIHS
Titus 2 in the SBIIS
Titus 2 in the SBIIS2
Titus 2 in the SBIIS3
Titus 2 in the SBIKS
Titus 2 in the SBIKS2
Titus 2 in the SBIMS
Titus 2 in the SBIOS
Titus 2 in the SBIPS
Titus 2 in the SBISS
Titus 2 in the SBITS
Titus 2 in the SBITS2
Titus 2 in the SBITS3
Titus 2 in the SBITS4
Titus 2 in the SBIUS
Titus 2 in the SBIVS
Titus 2 in the SBT
Titus 2 in the SBT1E
Titus 2 in the SCHL
Titus 2 in the SNT
Titus 2 in the SUSU
Titus 2 in the SUSU2
Titus 2 in the SYNO
Titus 2 in the TBIAOTANT
Titus 2 in the TBT1E
Titus 2 in the TBT1E2
Titus 2 in the TFTIP
Titus 2 in the TFTU
Titus 2 in the TGNTATF3T
Titus 2 in the THAI
Titus 2 in the TNFD
Titus 2 in the TNT
Titus 2 in the TNTIK
Titus 2 in the TNTIL
Titus 2 in the TNTIN
Titus 2 in the TNTIP
Titus 2 in the TNTIZ
Titus 2 in the TOMA
Titus 2 in the TTENT
Titus 2 in the UBG
Titus 2 in the UGV
Titus 2 in the UGV2
Titus 2 in the UGV3
Titus 2 in the VBL
Titus 2 in the VDCC
Titus 2 in the YALU
Titus 2 in the YAPE
Titus 2 in the YBVTP
Titus 2 in the ZBP