1 Chronicles 24 (BOICB)

1 Ndị a bụ otu e si kenye ụmụ Erọn ọrụ ije ozi ha:Ụmụ ndị ikom Erọn bụ Nadab, na Abihu, na Elieza, na Itama. 2 Ma Nadab na Abihu nwụrụ tupu nna ha anwụọ. Ha amụtaghị ụmụ ndị ikom, ya mere, Elieza na Itama jere ozi dịka ndị nchụaja. 3 Devid kewara ha dịka usoro ije ozi ha ga-esi dị. Ọ bụ Zadọk onye ikwu Elieza, na Ahimelek onye ikwu Itama nyeere Devid aka ime nke a. 4 Ọnụọgụgụ ndị ndu a chọtara nʼikwu Elieza karịrị ọnụọgụgụ ndị ndu a chọtara nʼikwu Itama. Nʼihi ya, e sitere nʼikwu Elieza nweta ndịisi ezinaụlọ iri na isii, sitekwa nʼikwu Itama nweta ndịisi ezinaụlọ asatọ. 5 E kere ha na-eleghị onye ọbụla anya nʼihu, site nʼife nza, nʼihi na e nwere ndịisi ozi ebe nsọ, nweekwa ndịisi ozi Chineke nʼetiti ndị ikwu Elieza na Itama. 6 Ode akwụkwọ Shemaya, nwa Netanel, onye Livayị, dekọtara aha ndị a niile nʼihu eze, na ndịisi ozi eze, ya bụ, Zadọk onye nchụaja, na Ahimelek nwa Abịata, na ndịisi ezi ndị nchụaja, na nke ndị Livayị. E sitere nʼikwu Elieza, họrọ otu ezinaụlọ, sitekwa nʼikwu Itama họrọ otu ezinaụlọ. 7 Nza nke mbụ mara Jehoiaribnke abụọ a maa Jedaya 8 nke atọ, Harimnke anọ, Seorim 9 nke ise, Malkijanke isii, Mijamin 10 nke asaa, Hakoznke asatọ, Abija 11 nke itoolu, Jeshuanke iri, Shekanaya 12 nke iri na otu, Eliashibnke iri na abụọ, Jakim 13 nke iri na atọ, Hupanke iri na anọ, Jeshebeab 14 nke iri na ise, Bilganke iri na isii, Imea 15 nke iri na asaa, Hezianke iri na asatọ, Hapizez 16 nke iri na itoolu, Petahayanke iri abụọ, Jehezkel 17 nke iri abụọ na otu, Jakinnke iri abụọ na abụọ, Gamul 18 nke iri abụọ na atọ, Delayanke iri abụọ na anọ, Maazaya. 19 Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu. 20 Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị: Site nʼụmụ Amram, a họpụtara Shubuel.Site nʼụmụ Shubuel a họpụtara Jehdeia. 21 Site nʼụmụ Rehabaya, onye mbụ a họpụtara bụ Ishaya. 22 Site na ndị Izha a họpụtara Shelomot.Sitekwa nʼụmụ Shelomot a họpụtaara Jahat. 23 Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtaraJeraya, nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na Jekameam nwa nke anọ ya. 24 A họpụtara Maịka nwa Uziel,sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta Shamia. 25 A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya,sitekwa nʼụmụ Ishaya họpụta Zekaraya. 26 Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi.A họpụtakwara Beno nwa Jaazia. 27 Sitekwa nʼụmụ Merari a họpụtara ụmụ Jaazia ndị a:Beno, Shoham, Zakua na Ibri. 28 Site nʼụmụ Mahali a họpụtara Elieza, ma Elieza nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke. 29 Site nʼụmụ Kish a họpụtara Jerameel. 30 Site nʼụmụ Mushi, a họpụtara Mahali, na Eda na Jerimot. Ndị a niile bụ ndị Livayị dịka ezinaụlọ ha si dị. 31 Dịka e mere mgbe a na-ahọpụta ụmụ Erọn, e ji ife nza kenye ha niile ọrụ ha kwesiri ịrụ nʼotu nʼotu, onye ukwu ha na onye nta ha. E mere ya nʼihu eze Devid, na Zadọk, na Ahimelek, na ndịisi ezinaụlọ ndị nchụaja na ndị Livayị niile. Mgbe a na-efe nza a, e mesoro ndị ikom niile otu mmeso, ma okenye ha ma ndị na-etolite etolite.

In Other Versions

1 Chronicles 24 in the ANGEFD

1 Chronicles 24 in the ANTPNG2D

1 Chronicles 24 in the AS21

1 Chronicles 24 in the BAGH

1 Chronicles 24 in the BBPNG

1 Chronicles 24 in the BBT1E

1 Chronicles 24 in the BDS

1 Chronicles 24 in the BEV

1 Chronicles 24 in the BHAD

1 Chronicles 24 in the BIB

1 Chronicles 24 in the BLPT

1 Chronicles 24 in the BNT

1 Chronicles 24 in the BNTABOOT

1 Chronicles 24 in the BNTLV

1 Chronicles 24 in the BOATCB

1 Chronicles 24 in the BOATCB2

1 Chronicles 24 in the BOBCV

1 Chronicles 24 in the BOCNT

1 Chronicles 24 in the BOECS

1 Chronicles 24 in the BOGWICC

1 Chronicles 24 in the BOHCB

1 Chronicles 24 in the BOHCV

1 Chronicles 24 in the BOHLNT

1 Chronicles 24 in the BOHNTLTAL

1 Chronicles 24 in the BOILNTAP

1 Chronicles 24 in the BOITCV

1 Chronicles 24 in the BOKCV

1 Chronicles 24 in the BOKCV2

1 Chronicles 24 in the BOKHWOG

1 Chronicles 24 in the BOKSSV

1 Chronicles 24 in the BOLCB

1 Chronicles 24 in the BOLCB2

1 Chronicles 24 in the BOMCV

1 Chronicles 24 in the BONAV

1 Chronicles 24 in the BONCB

1 Chronicles 24 in the BONLT

1 Chronicles 24 in the BONUT2

1 Chronicles 24 in the BOPLNT

1 Chronicles 24 in the BOSCB

1 Chronicles 24 in the BOSNC

1 Chronicles 24 in the BOTLNT

1 Chronicles 24 in the BOVCB

1 Chronicles 24 in the BOYCB

1 Chronicles 24 in the BPBB

1 Chronicles 24 in the BPH

1 Chronicles 24 in the BSB

1 Chronicles 24 in the CCB

1 Chronicles 24 in the CUV

1 Chronicles 24 in the CUVS

1 Chronicles 24 in the DBT

1 Chronicles 24 in the DGDNT

1 Chronicles 24 in the DHNT

1 Chronicles 24 in the DNT

1 Chronicles 24 in the ELBE

1 Chronicles 24 in the EMTV

1 Chronicles 24 in the ESV

1 Chronicles 24 in the FBV

1 Chronicles 24 in the FEB

1 Chronicles 24 in the GGMNT

1 Chronicles 24 in the GNT

1 Chronicles 24 in the HARY

1 Chronicles 24 in the HNT

1 Chronicles 24 in the IRVA

1 Chronicles 24 in the IRVB

1 Chronicles 24 in the IRVG

1 Chronicles 24 in the IRVH

1 Chronicles 24 in the IRVK

1 Chronicles 24 in the IRVM

1 Chronicles 24 in the IRVM2

1 Chronicles 24 in the IRVO

1 Chronicles 24 in the IRVP

1 Chronicles 24 in the IRVT

1 Chronicles 24 in the IRVT2

1 Chronicles 24 in the IRVU

1 Chronicles 24 in the ISVN

1 Chronicles 24 in the JSNT

1 Chronicles 24 in the KAPI

1 Chronicles 24 in the KBT1ETNIK

1 Chronicles 24 in the KBV

1 Chronicles 24 in the KJV

1 Chronicles 24 in the KNFD

1 Chronicles 24 in the LBA

1 Chronicles 24 in the LBLA

1 Chronicles 24 in the LNT

1 Chronicles 24 in the LSV

1 Chronicles 24 in the MAAL

1 Chronicles 24 in the MBV

1 Chronicles 24 in the MBV2

1 Chronicles 24 in the MHNT

1 Chronicles 24 in the MKNFD

1 Chronicles 24 in the MNG

1 Chronicles 24 in the MNT

1 Chronicles 24 in the MNT2

1 Chronicles 24 in the MRS1T

1 Chronicles 24 in the NAA

1 Chronicles 24 in the NASB

1 Chronicles 24 in the NBLA

1 Chronicles 24 in the NBS

1 Chronicles 24 in the NBVTP

1 Chronicles 24 in the NET2

1 Chronicles 24 in the NIV11

1 Chronicles 24 in the NNT

1 Chronicles 24 in the NNT2

1 Chronicles 24 in the NNT3

1 Chronicles 24 in the PDDPT

1 Chronicles 24 in the PFNT

1 Chronicles 24 in the RMNT

1 Chronicles 24 in the SBIAS

1 Chronicles 24 in the SBIBS

1 Chronicles 24 in the SBIBS2

1 Chronicles 24 in the SBICS

1 Chronicles 24 in the SBIDS

1 Chronicles 24 in the SBIGS

1 Chronicles 24 in the SBIHS

1 Chronicles 24 in the SBIIS

1 Chronicles 24 in the SBIIS2

1 Chronicles 24 in the SBIIS3

1 Chronicles 24 in the SBIKS

1 Chronicles 24 in the SBIKS2

1 Chronicles 24 in the SBIMS

1 Chronicles 24 in the SBIOS

1 Chronicles 24 in the SBIPS

1 Chronicles 24 in the SBISS

1 Chronicles 24 in the SBITS

1 Chronicles 24 in the SBITS2

1 Chronicles 24 in the SBITS3

1 Chronicles 24 in the SBITS4

1 Chronicles 24 in the SBIUS

1 Chronicles 24 in the SBIVS

1 Chronicles 24 in the SBT

1 Chronicles 24 in the SBT1E

1 Chronicles 24 in the SCHL

1 Chronicles 24 in the SNT

1 Chronicles 24 in the SUSU

1 Chronicles 24 in the SUSU2

1 Chronicles 24 in the SYNO

1 Chronicles 24 in the TBIAOTANT

1 Chronicles 24 in the TBT1E

1 Chronicles 24 in the TBT1E2

1 Chronicles 24 in the TFTIP

1 Chronicles 24 in the TFTU

1 Chronicles 24 in the TGNTATF3T

1 Chronicles 24 in the THAI

1 Chronicles 24 in the TNFD

1 Chronicles 24 in the TNT

1 Chronicles 24 in the TNTIK

1 Chronicles 24 in the TNTIL

1 Chronicles 24 in the TNTIN

1 Chronicles 24 in the TNTIP

1 Chronicles 24 in the TNTIZ

1 Chronicles 24 in the TOMA

1 Chronicles 24 in the TTENT

1 Chronicles 24 in the UBG

1 Chronicles 24 in the UGV

1 Chronicles 24 in the UGV2

1 Chronicles 24 in the UGV3

1 Chronicles 24 in the VBL

1 Chronicles 24 in the VDCC

1 Chronicles 24 in the YALU

1 Chronicles 24 in the YAPE

1 Chronicles 24 in the YBVTP

1 Chronicles 24 in the ZBP