1 Chronicles 25 (BOICB)

1 Devid na ndịisi agha ndị Izrel họpụtara ndị ga na-ebu amụma mgbe ndị ji ụbọ akwara, une na ogene na-eti egwu. Ha sitere nʼụmụ Asaf, Heman na Jedutun, họpụta ha. Ndị a bụ aha ndị rụrụ ọrụ nke a: 2 Ndị amụma na-ebu amụma, ndị nke bụ ụmụ Asaf:Zakua, Josef, Netanaya na Asarela bụ ụmụ Asaf nọ nʼokpuru Asaf, onye nọ nʼokpuru eze bụ onyeisi ha. 3 Ma nye Jedutun, ụmụ ndị ikom ya:Gedaliya, Zeri, Jeshaya, Shimei, Hashabaya na Matitaia. Ha dị isii nʼọnụọgụgụ nọrọ nʼokpuru nna ha bụ Jedutun, onye na-ebu amụma, na-eji une na-enye ONYENWE ANYỊ ekele na otuto. 4 Ma nye Heman, ụmụ ndị ikom ya:Bukaya, Matanaya, Uziel, Shubuel, Jerimot, Hananaya, Hanani, Eliata, Gidalti, Romamti-Eza, Joshbekasha, Maloti, Hotia, na Mahaziot. 5 Ndị a niile bụ ụmụ Heman, onye bụ ọhụ ụzọ eze. Dịka nkwa Chineke kwere maka ibuli ya elu, Chineke nyere ya ụmụ ndị ikom iri na anọ, na ụmụ ndị inyom atọ. 6 Ụmụ ndị ikom ndị a niile nọ nʼokpuru nna ha, maka ịbụ abụ nʼụlọ ONYENWE ANYỊ na-eji ịkpọ ụbọ na une na iti ọla na-ada ụda, nʼihi ofufe ụlọ Chineke.Asaf, na Jedutun, na Heman nọkwa nʼokpuru nlekọta eze. 7 Ọnụọgụgụ ha tinyere ụmụ nne ha ndị e nyere ọzụzụ nʼihe gbasara abụ, bụ ndị nwere nghọta nʼihe banyere abụ a na-abụku ONYENWE ANYỊ, dị narị abụọ, na iri asatọ na asatọ (288). 8 Ha ji ife nza kee ọrụ ha, ma onye ukwu ma onye nta nʼime ha, ndị nwere nghọta ma ndị a na-azụ azụ, nʼotu aka ahụ. 9 Nza nke mbụ e fere mara Josef nwa Asaf, ya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).Nke abụọ, Gedaliya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 10 Nke atọ, Zakua na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 11 Nke anọ, Izri na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 12 Nke ise, Netanaya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 13 Nza nke isii mara Bukaya, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 14 Nke asaa, Jesarela na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 15 Nke asatọ, Jeshaya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 16 Nke itoolu, Matanaya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 17 Nke iri, Shimei na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 18 Nke iri na otu, Azarel na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 19 Nza nke iri na abụọ mara Hashabaya, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 20 Nke iri na atọ, Shubuel na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 21 Nke iri na anọ, Matitaia na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 22 Nke iri na ise, Jeremot na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 23 Nke iri na isii, Hananaya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 24 Nke iri na asaa, Joshbekasha na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 25 Nza nke iri na asatọ mara Hanani, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 26 Nke iri na itoolu, Maloti na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 27 Nke iri abụọ, Eliata na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 28 Nke iri abụọ na otu, Hotia na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 29 Nke iri abụọ na abụọ, Gidalti na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 30 Nke iri abụọ na atọ, Mahaziot na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 31 Ebe nza nke iri abụọ na anọ mara Romamti-Eza, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).

In Other Versions

1 Chronicles 25 in the ANGEFD

1 Chronicles 25 in the ANTPNG2D

1 Chronicles 25 in the AS21

1 Chronicles 25 in the BAGH

1 Chronicles 25 in the BBPNG

1 Chronicles 25 in the BBT1E

1 Chronicles 25 in the BDS

1 Chronicles 25 in the BEV

1 Chronicles 25 in the BHAD

1 Chronicles 25 in the BIB

1 Chronicles 25 in the BLPT

1 Chronicles 25 in the BNT

1 Chronicles 25 in the BNTABOOT

1 Chronicles 25 in the BNTLV

1 Chronicles 25 in the BOATCB

1 Chronicles 25 in the BOATCB2

1 Chronicles 25 in the BOBCV

1 Chronicles 25 in the BOCNT

1 Chronicles 25 in the BOECS

1 Chronicles 25 in the BOGWICC

1 Chronicles 25 in the BOHCB

1 Chronicles 25 in the BOHCV

1 Chronicles 25 in the BOHLNT

1 Chronicles 25 in the BOHNTLTAL

1 Chronicles 25 in the BOILNTAP

1 Chronicles 25 in the BOITCV

1 Chronicles 25 in the BOKCV

1 Chronicles 25 in the BOKCV2

1 Chronicles 25 in the BOKHWOG

1 Chronicles 25 in the BOKSSV

1 Chronicles 25 in the BOLCB

1 Chronicles 25 in the BOLCB2

1 Chronicles 25 in the BOMCV

1 Chronicles 25 in the BONAV

1 Chronicles 25 in the BONCB

1 Chronicles 25 in the BONLT

1 Chronicles 25 in the BONUT2

1 Chronicles 25 in the BOPLNT

1 Chronicles 25 in the BOSCB

1 Chronicles 25 in the BOSNC

1 Chronicles 25 in the BOTLNT

1 Chronicles 25 in the BOVCB

1 Chronicles 25 in the BOYCB

1 Chronicles 25 in the BPBB

1 Chronicles 25 in the BPH

1 Chronicles 25 in the BSB

1 Chronicles 25 in the CCB

1 Chronicles 25 in the CUV

1 Chronicles 25 in the CUVS

1 Chronicles 25 in the DBT

1 Chronicles 25 in the DGDNT

1 Chronicles 25 in the DHNT

1 Chronicles 25 in the DNT

1 Chronicles 25 in the ELBE

1 Chronicles 25 in the EMTV

1 Chronicles 25 in the ESV

1 Chronicles 25 in the FBV

1 Chronicles 25 in the FEB

1 Chronicles 25 in the GGMNT

1 Chronicles 25 in the GNT

1 Chronicles 25 in the HARY

1 Chronicles 25 in the HNT

1 Chronicles 25 in the IRVA

1 Chronicles 25 in the IRVB

1 Chronicles 25 in the IRVG

1 Chronicles 25 in the IRVH

1 Chronicles 25 in the IRVK

1 Chronicles 25 in the IRVM

1 Chronicles 25 in the IRVM2

1 Chronicles 25 in the IRVO

1 Chronicles 25 in the IRVP

1 Chronicles 25 in the IRVT

1 Chronicles 25 in the IRVT2

1 Chronicles 25 in the IRVU

1 Chronicles 25 in the ISVN

1 Chronicles 25 in the JSNT

1 Chronicles 25 in the KAPI

1 Chronicles 25 in the KBT1ETNIK

1 Chronicles 25 in the KBV

1 Chronicles 25 in the KJV

1 Chronicles 25 in the KNFD

1 Chronicles 25 in the LBA

1 Chronicles 25 in the LBLA

1 Chronicles 25 in the LNT

1 Chronicles 25 in the LSV

1 Chronicles 25 in the MAAL

1 Chronicles 25 in the MBV

1 Chronicles 25 in the MBV2

1 Chronicles 25 in the MHNT

1 Chronicles 25 in the MKNFD

1 Chronicles 25 in the MNG

1 Chronicles 25 in the MNT

1 Chronicles 25 in the MNT2

1 Chronicles 25 in the MRS1T

1 Chronicles 25 in the NAA

1 Chronicles 25 in the NASB

1 Chronicles 25 in the NBLA

1 Chronicles 25 in the NBS

1 Chronicles 25 in the NBVTP

1 Chronicles 25 in the NET2

1 Chronicles 25 in the NIV11

1 Chronicles 25 in the NNT

1 Chronicles 25 in the NNT2

1 Chronicles 25 in the NNT3

1 Chronicles 25 in the PDDPT

1 Chronicles 25 in the PFNT

1 Chronicles 25 in the RMNT

1 Chronicles 25 in the SBIAS

1 Chronicles 25 in the SBIBS

1 Chronicles 25 in the SBIBS2

1 Chronicles 25 in the SBICS

1 Chronicles 25 in the SBIDS

1 Chronicles 25 in the SBIGS

1 Chronicles 25 in the SBIHS

1 Chronicles 25 in the SBIIS

1 Chronicles 25 in the SBIIS2

1 Chronicles 25 in the SBIIS3

1 Chronicles 25 in the SBIKS

1 Chronicles 25 in the SBIKS2

1 Chronicles 25 in the SBIMS

1 Chronicles 25 in the SBIOS

1 Chronicles 25 in the SBIPS

1 Chronicles 25 in the SBISS

1 Chronicles 25 in the SBITS

1 Chronicles 25 in the SBITS2

1 Chronicles 25 in the SBITS3

1 Chronicles 25 in the SBITS4

1 Chronicles 25 in the SBIUS

1 Chronicles 25 in the SBIVS

1 Chronicles 25 in the SBT

1 Chronicles 25 in the SBT1E

1 Chronicles 25 in the SCHL

1 Chronicles 25 in the SNT

1 Chronicles 25 in the SUSU

1 Chronicles 25 in the SUSU2

1 Chronicles 25 in the SYNO

1 Chronicles 25 in the TBIAOTANT

1 Chronicles 25 in the TBT1E

1 Chronicles 25 in the TBT1E2

1 Chronicles 25 in the TFTIP

1 Chronicles 25 in the TFTU

1 Chronicles 25 in the TGNTATF3T

1 Chronicles 25 in the THAI

1 Chronicles 25 in the TNFD

1 Chronicles 25 in the TNT

1 Chronicles 25 in the TNTIK

1 Chronicles 25 in the TNTIL

1 Chronicles 25 in the TNTIN

1 Chronicles 25 in the TNTIP

1 Chronicles 25 in the TNTIZ

1 Chronicles 25 in the TOMA

1 Chronicles 25 in the TTENT

1 Chronicles 25 in the UBG

1 Chronicles 25 in the UGV

1 Chronicles 25 in the UGV2

1 Chronicles 25 in the UGV3

1 Chronicles 25 in the VBL

1 Chronicles 25 in the VDCC

1 Chronicles 25 in the YALU

1 Chronicles 25 in the YAPE

1 Chronicles 25 in the YBVTP

1 Chronicles 25 in the ZBP