1 Chronicles 5 (BOICB)

1 Ọkpara Izrel bụ Ruben. Ma nʼihi na ọ merụrụ ihe ndina nna ya site na idinakwuru nwunye nna ya, a napụrụ ya ọnọdụ ọkpara ya were ya nye ụmụ nwanne ya Josef mụtara. Nʼihi ya, akwụkwọ akụkọ usoro ọmụmụ ụmụ Izrel akpọghị Ruben ọkpara. 2 Ọ bụ ezie na Juda dị ike karịa ụmụnna ya, bụrụkwa eziokwu na onyendu si na Juda pụta, maọbụ Josef ka e nyere oke ruuru ọkpara. 3 Ruben, ọkpara Izrel mụrụ ndị ikom ndị a: Hanok, na Palu, na Hezrọn, na Kami. 4 Juel mụrụShemaya, nna Gog,Gog mụrụ Shimei. 5 Shimei mụrụ Maịka,Maịka amụọ Reaya. Reaya amụọ Baal. 6 Baal mụrụ Beera, onye Tiglat-Pilesa eze ndị Asịrịa dọtara nʼagha. Beera bụkwa onyendu ndị Ruben. 7 Ndị ụmụnna ha dịka agbụrụ niile ha si dị, bụ ndị e depụtara aha ha dịka usoro ọmụmụ ha si dị;Jeiel onyeisi, na Zekaraya, 8 na Bela nwa Azaz nwa Shema, nwa Juel. Ha nwere ebe obibi ha site nʼAroea ruo nʼugwu Nebo, rukwaa Baal-Meon. 9 Ha bụ ndị ọzụzụ atụrụ, nwekwa ọtụtụ igwe anụ ụlọ. Ọ bụkwa nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, nʼọnụ ọzara ruo nʼosimiri Yufretis ka ha na-azụ ha, nʼihi na anụ ụlọ ha nwere bara ụba na Gilead. 10 Nʼoge Sọl bụ eze Izrel, ụmụ Ruben meriri ndị Haga nʼagha, bichie ala ha niile dị nʼọwụwa anyanwụ Gilead. 11 Ụmụ Gad bi nʼakụkụ ha site na Bashan ruo Saleka. 12 Juel bụ onyendu na Bashan, Shafam na-esote ya, ya na Janai na Shafat. 13 Ụmụnna ha, ndị bụ ndị ndu ikwu asaa a bụ,Maikel, na Meshulam, na Sheba, na Jorai, na Jakan, na Zia, na Eba. 14 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Abihail, nwa Huri, nwa Jaroa, nwa Gilead, nwa Maikel, nwa Jehishai, nwa Jado, nwa Buz. 15 Ahi nwa Abdiel, nwa Guni bụ onyeisi nʼetiti ụmụnna ya. 16 Ndị Gad nwere ebe obibi na Gilead nʼime Bashan, na nʼobodo nta niile gbara ya gburugburu. Ha bikwa nʼebe ahịhịa anụ ụlọ na-ata jupụtara na Sharọn ruo nʼebe oke ala ha kwụsịrị. 17 E denyere aha ndị a niile nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ nʼoge Jotam bụ eze Juda, na nʼoge Jeroboam bụ eze Izrel. 18 Ndị Ruben na ndị Gad, na ọkara ebo Manase nwere iri puku mmadụ anọ na anọ na narị asaa na iri isii (44,760) ndị jikeere ije agha, ndị dị ike, ndị a zụrụ iji ọta na mma agha, na ụta ibu agha. 19 Ha busoro ndị Haga, na Jetua, na Nafish na ndị Nodab agha. 20 E nyeere ha aka ibuso ha agha, Chineke nyefere ndị Haga na ndị niile na-enyere ha aka nʼaka ha, nʼihi na ha kpọkuru ya nʼoge ọgụ ahụ. Ọ zara ekpere ha nʼihi na ha tụkwasịrị ya obi. 21 Ha ji ike chịkọrọ anụ ụlọ ndị Haga, dị iri puku ịnyịnya kamel ise, narị puku atụrụ abụọ na iri puku ise, puku ịnyịnya ibu abụọ. Ha dọkpụkwara narị puku ndị mmadụ nʼagha. 22 E gbukwara ọtụtụ ndị mmadụ nʼihi na agha ahụ bụ nke Chineke lụrụ nʼonwe ya. Ha bichiri ala ahụ tutu ruo mgbe a dọọrọ Izrel niile nʼagha. 23 Ọkara ebo Manase dị ukwuu nʼọnụọgụgụ; ha nwere ebe obibi ha site nʼala Bashan ruo Baal-Hemon, ya bụ, ruo Senia, ugwu Hemon. 24 Ndịisi ikwu ha niile bụ ndị a: Efaa, Ishi, Eliel, Azriel, Jeremaya, Hodavaya na Jadiel. Ndị a niile bụ dimkpa nʼagha, ndị a ma ama na ndịisi ezinaụlọ. 25 Ma ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye Chineke nna nna ha. Kama ha merụrụ onwe ha site nʼife chi niile nke ndị bi nʼala ahụ na mbụ, bụ ndị Chineke lara nʼiyi nʼihu ha. 26 Nʼihi nke a, Chineke nke Izrel kpaliri mmụọ Pul, bụ eze Asịrịa (ya bụ Tiglat-Pilesa eze ndị Asịrịa), ka o bilie megide ndị Ruben, ndị Gad na ọkara ebo Manase, dọta ha nʼagha, buru ha gaa Hala, na Hoboa, na Hara na osimiri Gozan, ebe ha nọ ruo taa.

In Other Versions

1 Chronicles 5 in the ANGEFD

1 Chronicles 5 in the ANTPNG2D

1 Chronicles 5 in the AS21

1 Chronicles 5 in the BAGH

1 Chronicles 5 in the BBPNG

1 Chronicles 5 in the BBT1E

1 Chronicles 5 in the BDS

1 Chronicles 5 in the BEV

1 Chronicles 5 in the BHAD

1 Chronicles 5 in the BIB

1 Chronicles 5 in the BLPT

1 Chronicles 5 in the BNT

1 Chronicles 5 in the BNTABOOT

1 Chronicles 5 in the BNTLV

1 Chronicles 5 in the BOATCB

1 Chronicles 5 in the BOATCB2

1 Chronicles 5 in the BOBCV

1 Chronicles 5 in the BOCNT

1 Chronicles 5 in the BOECS

1 Chronicles 5 in the BOGWICC

1 Chronicles 5 in the BOHCB

1 Chronicles 5 in the BOHCV

1 Chronicles 5 in the BOHLNT

1 Chronicles 5 in the BOHNTLTAL

1 Chronicles 5 in the BOILNTAP

1 Chronicles 5 in the BOITCV

1 Chronicles 5 in the BOKCV

1 Chronicles 5 in the BOKCV2

1 Chronicles 5 in the BOKHWOG

1 Chronicles 5 in the BOKSSV

1 Chronicles 5 in the BOLCB

1 Chronicles 5 in the BOLCB2

1 Chronicles 5 in the BOMCV

1 Chronicles 5 in the BONAV

1 Chronicles 5 in the BONCB

1 Chronicles 5 in the BONLT

1 Chronicles 5 in the BONUT2

1 Chronicles 5 in the BOPLNT

1 Chronicles 5 in the BOSCB

1 Chronicles 5 in the BOSNC

1 Chronicles 5 in the BOTLNT

1 Chronicles 5 in the BOVCB

1 Chronicles 5 in the BOYCB

1 Chronicles 5 in the BPBB

1 Chronicles 5 in the BPH

1 Chronicles 5 in the BSB

1 Chronicles 5 in the CCB

1 Chronicles 5 in the CUV

1 Chronicles 5 in the CUVS

1 Chronicles 5 in the DBT

1 Chronicles 5 in the DGDNT

1 Chronicles 5 in the DHNT

1 Chronicles 5 in the DNT

1 Chronicles 5 in the ELBE

1 Chronicles 5 in the EMTV

1 Chronicles 5 in the ESV

1 Chronicles 5 in the FBV

1 Chronicles 5 in the FEB

1 Chronicles 5 in the GGMNT

1 Chronicles 5 in the GNT

1 Chronicles 5 in the HARY

1 Chronicles 5 in the HNT

1 Chronicles 5 in the IRVA

1 Chronicles 5 in the IRVB

1 Chronicles 5 in the IRVG

1 Chronicles 5 in the IRVH

1 Chronicles 5 in the IRVK

1 Chronicles 5 in the IRVM

1 Chronicles 5 in the IRVM2

1 Chronicles 5 in the IRVO

1 Chronicles 5 in the IRVP

1 Chronicles 5 in the IRVT

1 Chronicles 5 in the IRVT2

1 Chronicles 5 in the IRVU

1 Chronicles 5 in the ISVN

1 Chronicles 5 in the JSNT

1 Chronicles 5 in the KAPI

1 Chronicles 5 in the KBT1ETNIK

1 Chronicles 5 in the KBV

1 Chronicles 5 in the KJV

1 Chronicles 5 in the KNFD

1 Chronicles 5 in the LBA

1 Chronicles 5 in the LBLA

1 Chronicles 5 in the LNT

1 Chronicles 5 in the LSV

1 Chronicles 5 in the MAAL

1 Chronicles 5 in the MBV

1 Chronicles 5 in the MBV2

1 Chronicles 5 in the MHNT

1 Chronicles 5 in the MKNFD

1 Chronicles 5 in the MNG

1 Chronicles 5 in the MNT

1 Chronicles 5 in the MNT2

1 Chronicles 5 in the MRS1T

1 Chronicles 5 in the NAA

1 Chronicles 5 in the NASB

1 Chronicles 5 in the NBLA

1 Chronicles 5 in the NBS

1 Chronicles 5 in the NBVTP

1 Chronicles 5 in the NET2

1 Chronicles 5 in the NIV11

1 Chronicles 5 in the NNT

1 Chronicles 5 in the NNT2

1 Chronicles 5 in the NNT3

1 Chronicles 5 in the PDDPT

1 Chronicles 5 in the PFNT

1 Chronicles 5 in the RMNT

1 Chronicles 5 in the SBIAS

1 Chronicles 5 in the SBIBS

1 Chronicles 5 in the SBIBS2

1 Chronicles 5 in the SBICS

1 Chronicles 5 in the SBIDS

1 Chronicles 5 in the SBIGS

1 Chronicles 5 in the SBIHS

1 Chronicles 5 in the SBIIS

1 Chronicles 5 in the SBIIS2

1 Chronicles 5 in the SBIIS3

1 Chronicles 5 in the SBIKS

1 Chronicles 5 in the SBIKS2

1 Chronicles 5 in the SBIMS

1 Chronicles 5 in the SBIOS

1 Chronicles 5 in the SBIPS

1 Chronicles 5 in the SBISS

1 Chronicles 5 in the SBITS

1 Chronicles 5 in the SBITS2

1 Chronicles 5 in the SBITS3

1 Chronicles 5 in the SBITS4

1 Chronicles 5 in the SBIUS

1 Chronicles 5 in the SBIVS

1 Chronicles 5 in the SBT

1 Chronicles 5 in the SBT1E

1 Chronicles 5 in the SCHL

1 Chronicles 5 in the SNT

1 Chronicles 5 in the SUSU

1 Chronicles 5 in the SUSU2

1 Chronicles 5 in the SYNO

1 Chronicles 5 in the TBIAOTANT

1 Chronicles 5 in the TBT1E

1 Chronicles 5 in the TBT1E2

1 Chronicles 5 in the TFTIP

1 Chronicles 5 in the TFTU

1 Chronicles 5 in the TGNTATF3T

1 Chronicles 5 in the THAI

1 Chronicles 5 in the TNFD

1 Chronicles 5 in the TNT

1 Chronicles 5 in the TNTIK

1 Chronicles 5 in the TNTIL

1 Chronicles 5 in the TNTIN

1 Chronicles 5 in the TNTIP

1 Chronicles 5 in the TNTIZ

1 Chronicles 5 in the TOMA

1 Chronicles 5 in the TTENT

1 Chronicles 5 in the UBG

1 Chronicles 5 in the UGV

1 Chronicles 5 in the UGV2

1 Chronicles 5 in the UGV3

1 Chronicles 5 in the VBL

1 Chronicles 5 in the VDCC

1 Chronicles 5 in the YALU

1 Chronicles 5 in the YAPE

1 Chronicles 5 in the YBVTP

1 Chronicles 5 in the ZBP