1 Corinthians 13 (BOICB)
1 A sị na m na-asụ asụsụ dị iche iche nke ndị mmadụ maọbụ nke ndị mmụọ ozi, ma ahụghị m mmadụ ibe m nʼanya, abụ m naanị ogene na-eme ụzụ maọbụ mbadamba efere na-ada ụda. 2 A sịkwa na m nwere onyinye ibu amụma, bụrụ onye pụrụ ikwu ihe niile gaje ime nʼoge dị nʼihu, na onye maara ihe niile, a sịkwa na m nwere okwukwe nke m pụrụ isite na ya nye ugwu buru ibu iwu sị ya site nʼebe ọ nọ gaa nʼebe ọzọ, ma ahụghị m mmadụ ibe m nʼanya, abụghị m ihe ọbụla. 3 A sịkwa na m ewere ihe niile m nwere nye ndị ogbenye, werekwa anụ ahụ m nye ka ere ya ọkụ nʼihi ka m nyaa isi, ihe ndị a niile abaghị uru, ma m enweghị ịhụnanya. 4 Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. Ọ dịghị ekwo ekworo, ọ naghị enwe anya ukwu, ọ naghị anya isi. Ọ nakwaghị ebuli onwe ya elu. 5 Ọ naghị eme ihe na-akpasu iwe, ọ naghị achọ ihe nke naanị ya, ọ naghị ewe iwe ọsịịsọ. Ọ nakwaghị agụkọ ihe ọjọọ niile e mere ya. 6 Ọ dịghị aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ, kama ọ na-aṅụrị nʼeziokwu. 7 Ọ na-edi ihe niile, ọ na-ekwerekwa ihe niile, ọ na-enwekwa olileanya na-anagide ihe ọbụla dapụtara. 8 Ịhụnanya adịghị agwụ agwụ. Ma ibu amụma niile ga-emesịa kwụsị, onyinye ịsụ asụsụ dị iche iche ga-akwụsịkwa. Otu a, ihe ọmụma niile ga-agabiga. 9 Nʼihi na ọmụma anyị ezughị oke, ibu amụma anyị ezukwaghị oke. 10 Ma mgbe anyị ruru nʼizuoke, ezughị oke agaghị adịkwa. 11 Mgbe m bụ nwata, ekwuru m okwu dịka nwata, echiche m niile bụ echiche nwata. Izuzu obi m niile bụkwa nke nwata. Ma mgbe m toro ghọọ dimkpa, adịghịkwa m akpa agwa dịka nwata ọzọ. 12 Ugbu a, anyị na-ahụ inyogho inyogho dịka anyị na-ele anya nʼenyo ma mgbe ahụ anyị ga-ahụ ihu na ihu. Ugbu a, ihe m mara ezughị oke, ma mgbe ahụ aga m amazu, dịka m bụ onye a mazuru. 13 Ọ dị ihe atọ na-adịgide adịgide. Ha bụ okwukwe, olileanya, na ịhụnanya. Ma nʼime ha niile, ihe kachasị ha niile bụ ịhụnanya.
In Other Versions
1 Corinthians 13 in the ANGEFD
1 Corinthians 13 in the ANTPNG2D
1 Corinthians 13 in the AS21
1 Corinthians 13 in the BAGH
1 Corinthians 13 in the BBPNG
1 Corinthians 13 in the BBT1E
1 Corinthians 13 in the BDS
1 Corinthians 13 in the BEV
1 Corinthians 13 in the BHAD
1 Corinthians 13 in the BIB
1 Corinthians 13 in the BLPT
1 Corinthians 13 in the BNT
1 Corinthians 13 in the BNTABOOT
1 Corinthians 13 in the BNTLV
1 Corinthians 13 in the BOATCB
1 Corinthians 13 in the BOATCB2
1 Corinthians 13 in the BOBCV
1 Corinthians 13 in the BOCNT
1 Corinthians 13 in the BOECS
1 Corinthians 13 in the BOGWICC
1 Corinthians 13 in the BOHCB
1 Corinthians 13 in the BOHCV
1 Corinthians 13 in the BOHLNT
1 Corinthians 13 in the BOHNTLTAL
1 Corinthians 13 in the BOILNTAP
1 Corinthians 13 in the BOITCV
1 Corinthians 13 in the BOKCV
1 Corinthians 13 in the BOKCV2
1 Corinthians 13 in the BOKHWOG
1 Corinthians 13 in the BOKSSV
1 Corinthians 13 in the BOLCB
1 Corinthians 13 in the BOLCB2
1 Corinthians 13 in the BOMCV
1 Corinthians 13 in the BONAV
1 Corinthians 13 in the BONCB
1 Corinthians 13 in the BONLT
1 Corinthians 13 in the BONUT2
1 Corinthians 13 in the BOPLNT
1 Corinthians 13 in the BOSCB
1 Corinthians 13 in the BOSNC
1 Corinthians 13 in the BOTLNT
1 Corinthians 13 in the BOVCB
1 Corinthians 13 in the BOYCB
1 Corinthians 13 in the BPBB
1 Corinthians 13 in the BPH
1 Corinthians 13 in the BSB
1 Corinthians 13 in the CCB
1 Corinthians 13 in the CUV
1 Corinthians 13 in the CUVS
1 Corinthians 13 in the DBT
1 Corinthians 13 in the DGDNT
1 Corinthians 13 in the DHNT
1 Corinthians 13 in the DNT
1 Corinthians 13 in the ELBE
1 Corinthians 13 in the EMTV
1 Corinthians 13 in the ESV
1 Corinthians 13 in the FBV
1 Corinthians 13 in the FEB
1 Corinthians 13 in the GGMNT
1 Corinthians 13 in the GNT
1 Corinthians 13 in the HARY
1 Corinthians 13 in the HNT
1 Corinthians 13 in the IRVA
1 Corinthians 13 in the IRVB
1 Corinthians 13 in the IRVG
1 Corinthians 13 in the IRVH
1 Corinthians 13 in the IRVK
1 Corinthians 13 in the IRVM
1 Corinthians 13 in the IRVM2
1 Corinthians 13 in the IRVO
1 Corinthians 13 in the IRVP
1 Corinthians 13 in the IRVT
1 Corinthians 13 in the IRVT2
1 Corinthians 13 in the IRVU
1 Corinthians 13 in the ISVN
1 Corinthians 13 in the JSNT
1 Corinthians 13 in the KAPI
1 Corinthians 13 in the KBT1ETNIK
1 Corinthians 13 in the KBV
1 Corinthians 13 in the KJV
1 Corinthians 13 in the KNFD
1 Corinthians 13 in the LBA
1 Corinthians 13 in the LBLA
1 Corinthians 13 in the LNT
1 Corinthians 13 in the LSV
1 Corinthians 13 in the MAAL
1 Corinthians 13 in the MBV
1 Corinthians 13 in the MBV2
1 Corinthians 13 in the MHNT
1 Corinthians 13 in the MKNFD
1 Corinthians 13 in the MNG
1 Corinthians 13 in the MNT
1 Corinthians 13 in the MNT2
1 Corinthians 13 in the MRS1T
1 Corinthians 13 in the NAA
1 Corinthians 13 in the NASB
1 Corinthians 13 in the NBLA
1 Corinthians 13 in the NBS
1 Corinthians 13 in the NBVTP
1 Corinthians 13 in the NET2
1 Corinthians 13 in the NIV11
1 Corinthians 13 in the NNT
1 Corinthians 13 in the NNT2
1 Corinthians 13 in the NNT3
1 Corinthians 13 in the PDDPT
1 Corinthians 13 in the PFNT
1 Corinthians 13 in the RMNT
1 Corinthians 13 in the SBIAS
1 Corinthians 13 in the SBIBS
1 Corinthians 13 in the SBIBS2
1 Corinthians 13 in the SBICS
1 Corinthians 13 in the SBIDS
1 Corinthians 13 in the SBIGS
1 Corinthians 13 in the SBIHS
1 Corinthians 13 in the SBIIS
1 Corinthians 13 in the SBIIS2
1 Corinthians 13 in the SBIIS3
1 Corinthians 13 in the SBIKS
1 Corinthians 13 in the SBIKS2
1 Corinthians 13 in the SBIMS
1 Corinthians 13 in the SBIOS
1 Corinthians 13 in the SBIPS
1 Corinthians 13 in the SBISS
1 Corinthians 13 in the SBITS
1 Corinthians 13 in the SBITS2
1 Corinthians 13 in the SBITS3
1 Corinthians 13 in the SBITS4
1 Corinthians 13 in the SBIUS
1 Corinthians 13 in the SBIVS
1 Corinthians 13 in the SBT
1 Corinthians 13 in the SBT1E
1 Corinthians 13 in the SCHL
1 Corinthians 13 in the SNT
1 Corinthians 13 in the SUSU
1 Corinthians 13 in the SUSU2
1 Corinthians 13 in the SYNO
1 Corinthians 13 in the TBIAOTANT
1 Corinthians 13 in the TBT1E
1 Corinthians 13 in the TBT1E2
1 Corinthians 13 in the TFTIP
1 Corinthians 13 in the TFTU
1 Corinthians 13 in the TGNTATF3T
1 Corinthians 13 in the THAI
1 Corinthians 13 in the TNFD
1 Corinthians 13 in the TNT
1 Corinthians 13 in the TNTIK
1 Corinthians 13 in the TNTIL
1 Corinthians 13 in the TNTIN
1 Corinthians 13 in the TNTIP
1 Corinthians 13 in the TNTIZ
1 Corinthians 13 in the TOMA
1 Corinthians 13 in the TTENT
1 Corinthians 13 in the UBG
1 Corinthians 13 in the UGV
1 Corinthians 13 in the UGV2
1 Corinthians 13 in the UGV3
1 Corinthians 13 in the VBL
1 Corinthians 13 in the VDCC
1 Corinthians 13 in the YALU
1 Corinthians 13 in the YAPE
1 Corinthians 13 in the YBVTP
1 Corinthians 13 in the ZBP