1 Corinthians 2 (BOICB)
1 Ụmụnna m, mgbe m bịakwutere unu na mbụ, ejighị m mmụta m na oke okwu megharịa unu anya banyere ihe omimi niile nke okwu Chineke. 2 Nʼihi na ekpebiri m na naanị ihe m ga-ama nʼetiti unu bụ naanị ihe banyere Jisọs Kraịst na mkpọgbu a kpọgburu ya nʼelu obe. 3 Abịakwutere m unu nʼọnọdụ adịghị ike, oke ụjọ na ahụ ịma jijiji. 4 Okwu m na ihe m kwusara abịakwaghị dịka okwu ire ụtọ na nke oke mmụta, ime ka ndị mmadụ kwere, kama ha bịara nʼụzọ igosi ọrụ nke Mmụọ Nsọ na ike ya. 5 Ka okwukwe unu ghara ịdabere nʼamamihe mmadụ, kama ka ọ dabere nʼike Chineke. 6 Ma otu ọ dị, anyị na-ekwu okwu amamihe nʼebe ndị tozuru oke nọ. Ma ọ bụghị amamihe nke oge a, maọbụ nke ndị na-achị ụwa taa, bụ ndị na-aghaghị ịla nʼiyi. 7 Kama anyị na-ekwu okwu amamihe nke Chineke nʼụzọ dị omimi, bụ amamihe Chineke zonarịrị ụmụ mmadụ site na mbụ, nke Chineke kara aka tupu e kee ụwa na a ga-ekpughe ya nʼoge a maka iwetara anyị otuto. 8 O nweghị onye ọbụla nʼime ndị ọchịchị nke ọgbọ a ghọtara ihe banyere nzube a. Nʼihi na ọ bụrụ na ha maara ya, ha agaraghị akpọgbu Onyenwe otuto ahụ nʼobe. 9 Ma dịka e dere ya,“Ihe ahụ anya mmadụ na-ahụbeghị,ihe ahụ ntị mmadụ na-anụbeghị,ihe ahụ mmadụ na-echebeghị nʼobi ya,bụ ihe Chineke kwadoro, debere ndị niile hụrụ ya nʼanya.” 10 Ma Chineke e kpugherela anyị ihe omimi ndị a site na Mmụọ Nsọ ya.Mmụọ Nsọ bụ onye na-enyochapụta ihe omimi na ihe nzuzo niile dị Chineke nʼobi. 11 Ọ dịghị onye ọbụla pụrụ ịma ihe onye ọzọ na-eche nʼobi ya. Ọ bụ naanị mmụọ nọ nʼime onye ahụ bụ onye mara ihe niile banyere ya. Ọ dịkwaghị onye pụrụ ịmata ihe Chineke na-eche nʼobi ya, ma ọ bụghị naanị Mmụọ nke Chineke. 12 Ma mmụọ nke anyị natara abụghị mmụọ nke ụwa, kama ọ bụ Mmụọ nke sitere na Chineke, ka anyị nwee ike ịghọta onyinye amara niile Chineke nyere anyị. 13 Nke a bụ ihe anyị na-ekwu, ọ bụghị nʼokwu a kuziiri anyị site nʼamamihe mmadụ, kama site nʼokwu nke Mmụọ kuziri anyị; anyị ji okwu nke Mmụọ na-akọwa eziokwu nke mmụọ. 14 Ma mmadụ ahụ Mmụọ na-adịghị nʼime ya adịghị anabata ihe ndị ahụ sị na Mmụọ nke Chineke bịa, nʼihi na ha bụ nzuzu nʼebe onye ahụ nọ. Ọ naghị aghọta ha, nʼihi na ha bụ ihe a na-aghọta naanị site nʼike nke Mmụọ. 15 Onye ahụ Mmụọ Nsọ na-achị achị na ndụ ya, nwere ike ịghọta ihe ọbụla ma ya onwe ya bụ onye mmadụ ọbụla na-enweghị ike ịghọta. 16 Nʼihi na,“Onye maara uche Onyenwe anyịruo na ọ ga-ezi ya ụzọ?”Ma anyị onwe anyị nwere uche nke Kraịst.
In Other Versions
1 Corinthians 2 in the ANGEFD
1 Corinthians 2 in the ANTPNG2D
1 Corinthians 2 in the AS21
1 Corinthians 2 in the BAGH
1 Corinthians 2 in the BBPNG
1 Corinthians 2 in the BBT1E
1 Corinthians 2 in the BDS
1 Corinthians 2 in the BEV
1 Corinthians 2 in the BHAD
1 Corinthians 2 in the BIB
1 Corinthians 2 in the BLPT
1 Corinthians 2 in the BNT
1 Corinthians 2 in the BNTABOOT
1 Corinthians 2 in the BNTLV
1 Corinthians 2 in the BOATCB
1 Corinthians 2 in the BOATCB2
1 Corinthians 2 in the BOBCV
1 Corinthians 2 in the BOCNT
1 Corinthians 2 in the BOECS
1 Corinthians 2 in the BOGWICC
1 Corinthians 2 in the BOHCB
1 Corinthians 2 in the BOHCV
1 Corinthians 2 in the BOHLNT
1 Corinthians 2 in the BOHNTLTAL
1 Corinthians 2 in the BOILNTAP
1 Corinthians 2 in the BOITCV
1 Corinthians 2 in the BOKCV
1 Corinthians 2 in the BOKCV2
1 Corinthians 2 in the BOKHWOG
1 Corinthians 2 in the BOKSSV
1 Corinthians 2 in the BOLCB
1 Corinthians 2 in the BOLCB2
1 Corinthians 2 in the BOMCV
1 Corinthians 2 in the BONAV
1 Corinthians 2 in the BONCB
1 Corinthians 2 in the BONLT
1 Corinthians 2 in the BONUT2
1 Corinthians 2 in the BOPLNT
1 Corinthians 2 in the BOSCB
1 Corinthians 2 in the BOSNC
1 Corinthians 2 in the BOTLNT
1 Corinthians 2 in the BOVCB
1 Corinthians 2 in the BOYCB
1 Corinthians 2 in the BPBB
1 Corinthians 2 in the BPH
1 Corinthians 2 in the BSB
1 Corinthians 2 in the CCB
1 Corinthians 2 in the CUV
1 Corinthians 2 in the CUVS
1 Corinthians 2 in the DBT
1 Corinthians 2 in the DGDNT
1 Corinthians 2 in the DHNT
1 Corinthians 2 in the DNT
1 Corinthians 2 in the ELBE
1 Corinthians 2 in the EMTV
1 Corinthians 2 in the ESV
1 Corinthians 2 in the FBV
1 Corinthians 2 in the FEB
1 Corinthians 2 in the GGMNT
1 Corinthians 2 in the GNT
1 Corinthians 2 in the HARY
1 Corinthians 2 in the HNT
1 Corinthians 2 in the IRVA
1 Corinthians 2 in the IRVB
1 Corinthians 2 in the IRVG
1 Corinthians 2 in the IRVH
1 Corinthians 2 in the IRVK
1 Corinthians 2 in the IRVM
1 Corinthians 2 in the IRVM2
1 Corinthians 2 in the IRVO
1 Corinthians 2 in the IRVP
1 Corinthians 2 in the IRVT
1 Corinthians 2 in the IRVT2
1 Corinthians 2 in the IRVU
1 Corinthians 2 in the ISVN
1 Corinthians 2 in the JSNT
1 Corinthians 2 in the KAPI
1 Corinthians 2 in the KBT1ETNIK
1 Corinthians 2 in the KBV
1 Corinthians 2 in the KJV
1 Corinthians 2 in the KNFD
1 Corinthians 2 in the LBA
1 Corinthians 2 in the LBLA
1 Corinthians 2 in the LNT
1 Corinthians 2 in the LSV
1 Corinthians 2 in the MAAL
1 Corinthians 2 in the MBV
1 Corinthians 2 in the MBV2
1 Corinthians 2 in the MHNT
1 Corinthians 2 in the MKNFD
1 Corinthians 2 in the MNG
1 Corinthians 2 in the MNT
1 Corinthians 2 in the MNT2
1 Corinthians 2 in the MRS1T
1 Corinthians 2 in the NAA
1 Corinthians 2 in the NASB
1 Corinthians 2 in the NBLA
1 Corinthians 2 in the NBS
1 Corinthians 2 in the NBVTP
1 Corinthians 2 in the NET2
1 Corinthians 2 in the NIV11
1 Corinthians 2 in the NNT
1 Corinthians 2 in the NNT2
1 Corinthians 2 in the NNT3
1 Corinthians 2 in the PDDPT
1 Corinthians 2 in the PFNT
1 Corinthians 2 in the RMNT
1 Corinthians 2 in the SBIAS
1 Corinthians 2 in the SBIBS
1 Corinthians 2 in the SBIBS2
1 Corinthians 2 in the SBICS
1 Corinthians 2 in the SBIDS
1 Corinthians 2 in the SBIGS
1 Corinthians 2 in the SBIHS
1 Corinthians 2 in the SBIIS
1 Corinthians 2 in the SBIIS2
1 Corinthians 2 in the SBIIS3
1 Corinthians 2 in the SBIKS
1 Corinthians 2 in the SBIKS2
1 Corinthians 2 in the SBIMS
1 Corinthians 2 in the SBIOS
1 Corinthians 2 in the SBIPS
1 Corinthians 2 in the SBISS
1 Corinthians 2 in the SBITS
1 Corinthians 2 in the SBITS2
1 Corinthians 2 in the SBITS3
1 Corinthians 2 in the SBITS4
1 Corinthians 2 in the SBIUS
1 Corinthians 2 in the SBIVS
1 Corinthians 2 in the SBT
1 Corinthians 2 in the SBT1E
1 Corinthians 2 in the SCHL
1 Corinthians 2 in the SNT
1 Corinthians 2 in the SUSU
1 Corinthians 2 in the SUSU2
1 Corinthians 2 in the SYNO
1 Corinthians 2 in the TBIAOTANT
1 Corinthians 2 in the TBT1E
1 Corinthians 2 in the TBT1E2
1 Corinthians 2 in the TFTIP
1 Corinthians 2 in the TFTU
1 Corinthians 2 in the TGNTATF3T
1 Corinthians 2 in the THAI
1 Corinthians 2 in the TNFD
1 Corinthians 2 in the TNT
1 Corinthians 2 in the TNTIK
1 Corinthians 2 in the TNTIL
1 Corinthians 2 in the TNTIN
1 Corinthians 2 in the TNTIP
1 Corinthians 2 in the TNTIZ
1 Corinthians 2 in the TOMA
1 Corinthians 2 in the TTENT
1 Corinthians 2 in the UBG
1 Corinthians 2 in the UGV
1 Corinthians 2 in the UGV2
1 Corinthians 2 in the UGV3
1 Corinthians 2 in the VBL
1 Corinthians 2 in the VDCC
1 Corinthians 2 in the YALU
1 Corinthians 2 in the YAPE
1 Corinthians 2 in the YBVTP
1 Corinthians 2 in the ZBP