1 Samuel 21 (BOICB)
1 Devid jere nʼobodo Nob ịhụ Ahimelek, onye nchụaja. Ahimelek mara jijiji mgbe ọ hụrụ Devid. Ọ sịrị Devid, “Gịnị mere naanị gị ji bịa? Gịnị mere o nweghị onye so gị?” 2 Devid zara Ahimelek, onye nchụaja sị, “Eze ziri m ozi dị mkpa, ma sị m, ‘Ka onye ọbụla ghara ịma ihe ọbụla banyere ozi a m na-eziga gị.’ Ma banyere ụmụ okorobịa m, agwala m ha ebe ha ga-ezute m. 3 Ugbu a, olee ihe oriri i nwere? Nye m ogbe achịcha ise maọbụ ihe ọzọ i nwere.” 4 Onye nchụaja ahụ zara Devid sị, “Enweghị m achịcha ana edoghị nsọ nʼebe a. Ma otu ọ dị, e nwere ụfọdụ achịcha e doro nsọ nʼebe a, ma ọ bụrụ na ụmụ okorobịa gị na ha so debere onwe ha ọcha, na-emetụghị nwanyị ahụ.” 5 Devid zara sị ya, “Nʼezie, anyị ekwebeghị ka ụmụ nwanyị bịa anyị nso, dịka anyị dị mbụ eme ma anyị na-eje ozi. Ndị ikom ndị a na-edo onwe ha nsọ ọ bụladị mgbe njem anyị na-adịghị nsọ ka ọfọdụzie njem nke taa.” 6 Ebe nri ọzọ na-adịghị, onye nchụaja ahụ nyere Devid achịcha nsọ, bụ achịcha nke iche nʼIhu ONYENWE ANYỊ, nke ewepụtara site nʼihu ONYENWE ANYỊ nʼime ebe ịchụ aja, debekwa achịcha ọhụrụ nke e ji gbanwee nke ochie dị nʼebe ahụ. 7 Ma otu onye odibo Sọl nọ nʼebe ahụ nʼụbọchị ahụ, onye e jigidere nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ọ bụ Doeg, onye Edọm onyeisi ndị na-azụ anụ ụlọ Sọl. 8 Devid jụrụ Ahimelek ajụjụ sị ya, “I nweghị ùbe maọbụ mma agha nʼebe a? Ewetaghị m mma agha m maọbụ ngwa agha ọzọ, nʼihi na ozi eze ziri anyị dị oke ngwangwa.” 9 Onye nchụaja zaghachiri, “Mma agha Golaịat, onye Filistia, onye ahụ i tigburu na ndagwurugwu Ịla dị nʼebe a, a fụchiri ya nʼakwa nʼazụ efọọd. Ọ bụrụ na ị chọrọ ya, were ya, nʼihi na ọ dịghị mma agha ọzọ dị nʼebe a ma ọ bụghị nke ahụ.”Devid sịrị, “Ọ dịghị nke dịka ya, nye m ya.” 10 Nʼụbọchị ahụ, Devid gbapụrụ ọsọ site nʼebe Sọl nọ gbakwuru Akish eze ndị Gat. 11 Ma ndị ozi Akish sịrị ya, “Onye a ọ bụghị Devid, eze nke ala ahụ? Ọ bụghị ya bụ isi abụ ha na-abụ mgbe ha na-ete egwu na-asị:“ ‘Sọl egbuola ọtụtụ puku ndị iro ya,Devid egbukwaala iri puku kwụrụ puku ndị iro nke ya’?” 12 Mgbe Devid nụrụ okwu ndị a, ọ tụrụ egwu ihe Akish eze Gat ga-eme ya. 13 Nʼihi ya ọ gbanwere omume ya, bido ime dịka onyeisi na-adịghị mma. O bidokwara ịka akara nʼibo, bidokwa na-agụsasị ọnụ mmiri nʼahụọnụ ya. 14 Akish gwara ndị ozi ya okwu sị ha, “Leenụ nwoke a! Ọ bụ onyeisi mebiri! Gịnị mere unu ji kpọtara m ya? 15 Ndị na-ayị ara ha kọrọ m, nke mere unu ji kpọtara m nwoke a nʼebe a ka ọ bịa na-eme ka onye na-ayị ara nʼihu m? O kwesiri ka onye dị otu a bata nʼụlọ m?”
In Other Versions
1 Samuel 21 in the ANGEFD
1 Samuel 21 in the ANTPNG2D
1 Samuel 21 in the AS21
1 Samuel 21 in the BAGH
1 Samuel 21 in the BBPNG
1 Samuel 21 in the BBT1E
1 Samuel 21 in the BDS
1 Samuel 21 in the BEV
1 Samuel 21 in the BHAD
1 Samuel 21 in the BIB
1 Samuel 21 in the BLPT
1 Samuel 21 in the BNT
1 Samuel 21 in the BNTABOOT
1 Samuel 21 in the BNTLV
1 Samuel 21 in the BOATCB
1 Samuel 21 in the BOATCB2
1 Samuel 21 in the BOBCV
1 Samuel 21 in the BOCNT
1 Samuel 21 in the BOECS
1 Samuel 21 in the BOGWICC
1 Samuel 21 in the BOHCB
1 Samuel 21 in the BOHCV
1 Samuel 21 in the BOHLNT
1 Samuel 21 in the BOHNTLTAL
1 Samuel 21 in the BOILNTAP
1 Samuel 21 in the BOITCV
1 Samuel 21 in the BOKCV
1 Samuel 21 in the BOKCV2
1 Samuel 21 in the BOKHWOG
1 Samuel 21 in the BOKSSV
1 Samuel 21 in the BOLCB
1 Samuel 21 in the BOLCB2
1 Samuel 21 in the BOMCV
1 Samuel 21 in the BONAV
1 Samuel 21 in the BONCB
1 Samuel 21 in the BONLT
1 Samuel 21 in the BONUT2
1 Samuel 21 in the BOPLNT
1 Samuel 21 in the BOSCB
1 Samuel 21 in the BOSNC
1 Samuel 21 in the BOTLNT
1 Samuel 21 in the BOVCB
1 Samuel 21 in the BOYCB
1 Samuel 21 in the BPBB
1 Samuel 21 in the BPH
1 Samuel 21 in the BSB
1 Samuel 21 in the CCB
1 Samuel 21 in the CUV
1 Samuel 21 in the CUVS
1 Samuel 21 in the DBT
1 Samuel 21 in the DGDNT
1 Samuel 21 in the DHNT
1 Samuel 21 in the DNT
1 Samuel 21 in the ELBE
1 Samuel 21 in the EMTV
1 Samuel 21 in the ESV
1 Samuel 21 in the FBV
1 Samuel 21 in the FEB
1 Samuel 21 in the GGMNT
1 Samuel 21 in the GNT
1 Samuel 21 in the HARY
1 Samuel 21 in the HNT
1 Samuel 21 in the IRVA
1 Samuel 21 in the IRVB
1 Samuel 21 in the IRVG
1 Samuel 21 in the IRVH
1 Samuel 21 in the IRVK
1 Samuel 21 in the IRVM
1 Samuel 21 in the IRVM2
1 Samuel 21 in the IRVO
1 Samuel 21 in the IRVP
1 Samuel 21 in the IRVT
1 Samuel 21 in the IRVT2
1 Samuel 21 in the IRVU
1 Samuel 21 in the ISVN
1 Samuel 21 in the JSNT
1 Samuel 21 in the KAPI
1 Samuel 21 in the KBT1ETNIK
1 Samuel 21 in the KBV
1 Samuel 21 in the KJV
1 Samuel 21 in the KNFD
1 Samuel 21 in the LBA
1 Samuel 21 in the LBLA
1 Samuel 21 in the LNT
1 Samuel 21 in the LSV
1 Samuel 21 in the MAAL
1 Samuel 21 in the MBV
1 Samuel 21 in the MBV2
1 Samuel 21 in the MHNT
1 Samuel 21 in the MKNFD
1 Samuel 21 in the MNG
1 Samuel 21 in the MNT
1 Samuel 21 in the MNT2
1 Samuel 21 in the MRS1T
1 Samuel 21 in the NAA
1 Samuel 21 in the NASB
1 Samuel 21 in the NBLA
1 Samuel 21 in the NBS
1 Samuel 21 in the NBVTP
1 Samuel 21 in the NET2
1 Samuel 21 in the NIV11
1 Samuel 21 in the NNT
1 Samuel 21 in the NNT2
1 Samuel 21 in the NNT3
1 Samuel 21 in the PDDPT
1 Samuel 21 in the PFNT
1 Samuel 21 in the RMNT
1 Samuel 21 in the SBIAS
1 Samuel 21 in the SBIBS
1 Samuel 21 in the SBIBS2
1 Samuel 21 in the SBICS
1 Samuel 21 in the SBIDS
1 Samuel 21 in the SBIGS
1 Samuel 21 in the SBIHS
1 Samuel 21 in the SBIIS
1 Samuel 21 in the SBIIS2
1 Samuel 21 in the SBIIS3
1 Samuel 21 in the SBIKS
1 Samuel 21 in the SBIKS2
1 Samuel 21 in the SBIMS
1 Samuel 21 in the SBIOS
1 Samuel 21 in the SBIPS
1 Samuel 21 in the SBISS
1 Samuel 21 in the SBITS
1 Samuel 21 in the SBITS2
1 Samuel 21 in the SBITS3
1 Samuel 21 in the SBITS4
1 Samuel 21 in the SBIUS
1 Samuel 21 in the SBIVS
1 Samuel 21 in the SBT
1 Samuel 21 in the SBT1E
1 Samuel 21 in the SCHL
1 Samuel 21 in the SNT
1 Samuel 21 in the SUSU
1 Samuel 21 in the SUSU2
1 Samuel 21 in the SYNO
1 Samuel 21 in the TBIAOTANT
1 Samuel 21 in the TBT1E
1 Samuel 21 in the TBT1E2
1 Samuel 21 in the TFTIP
1 Samuel 21 in the TFTU
1 Samuel 21 in the TGNTATF3T
1 Samuel 21 in the THAI
1 Samuel 21 in the TNFD
1 Samuel 21 in the TNT
1 Samuel 21 in the TNTIK
1 Samuel 21 in the TNTIL
1 Samuel 21 in the TNTIN
1 Samuel 21 in the TNTIP
1 Samuel 21 in the TNTIZ
1 Samuel 21 in the TOMA
1 Samuel 21 in the TTENT
1 Samuel 21 in the UBG
1 Samuel 21 in the UGV
1 Samuel 21 in the UGV2
1 Samuel 21 in the UGV3
1 Samuel 21 in the VBL
1 Samuel 21 in the VDCC
1 Samuel 21 in the YALU
1 Samuel 21 in the YAPE
1 Samuel 21 in the YBVTP
1 Samuel 21 in the ZBP