1 Thessalonians 4 (BOICB)

1 Nʼikpeazụ, ụmụnna anyị, anyị na-arịọ ma na-akwagidekwa unu nʼime Onyenwe anyị Jisọs, dị ka unu mụtara site nʼaka anyị otu unu kwesiri isi bie ndụ, nakwa ime ihe ga-atọ Chineke ụtọ. Unu na-eme nke a karịa. 2 Nʼihi na unu maara ụdị ndụmọdụ ahụ sị nʼaka Onyenwe anyị Jisọs nke anyị nyere unu. 3 Nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke, bụ ị dị nsọ unu. Ka unu wezuga onwe unu site na ịkwa iko, 4 ka onye ọbụla nʼime unu mata ido ahụ nke onwe ya nʼugwu na nʼịdị nsọ. 5 Ọ bụghị nʼụzọ imejupụta ọchịchọ ọjọọ nke anụ ahụ dị ka ndị mba ọzọ na-amaghị Chineke. 6 Ka onye ọbụla ghara imegbu maọbụ ịghọgbu nwanna ya nʼokwu a. Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ata onye na-eme ihe dị otu a ahụhụ, dị ka anyị gwara unu na mbụ, na-adọsikwa unu aka na ntị ike. 7 Nʼihi na ọkpụkpọ Chineke kpọrọ anyị abụghị ka anyị na-ebi ndụ adịghị ọcha kama ọ chọrọ ka anyị dịrị nsọ. 8 Ya mere, onye ọbụla nke jụrụ ịnara ntụziaka a, ọ bụghị mmadụ ka ọ jụrụ, kama ọ bụ Chineke onye na-enye unu Mmụọ Nsọ ya. 9 Ugbu a, ihe gbasara ịhụnanya nke kwesiri ịdị nʼetiti ụmụnna, o kwesighị ka anyị gwa unu ihe ọzọ banyere ya. Nʼihi na unu onwe unu bụ ndị Chineke kuziri ka unu nwee ịhụnanya nʼebe ibe unu nọ. 10 Ma nʼezie, unu na-ahụ ụmụnna anyị niile bi na Masidonia nʼanya. Ma anyị na-arịọsịkwa unu arịrịọ ike sị unu na-ahụkwa ha nʼanya karịa ka unu hụrụ ha ugbu a. 11 Nweenụ agụụ ibi ndụ nwayọọ, na-arụkwanụ ọrụ dịịrị unu. Jirikwanụ aka unu na-arụ ọrụ dịka anyị gwara unu, 12 nke a ga-eme ka ndụ unu na-ebi kwa ụbọchị wetara unu nsọpụrụ nʼebe ndị na-ekweghị ekwe nọ, meekwa ka unu ghara i dabere nʼonye ọbụla. 13 Ụmụnna m, anyị chọrọ ka unu mata ihe banyere ndị otu anyị ndị dara nʼụra ọnwụ, ya ewutela unu dịka o si ewute ndị ọzọ ndị na-enweghị olileanya. 14 Nʼihi na ebe ọ bụ na anyị kweere na Jisọs nwụrụ ma sitekwa nʼọnwụ bilie, nʼotu aka ahụ, anyị kwenyekwara na site na Jisọs, Chineke ga-akpọlite ndị niile nwụrụ anwụ. 15 Nʼihi na okwu nke Onyenwe anyị nke anyị na-akụziri unu bụ nke a, na anyị ndị dị ndụ ruo ọbịbịa Onyenwe anyị agaghị ebu ndị dara nʼụra ọnwụ ụzọ. 16 Nʼihi na Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-esi nʼeluigwe rịdata, ọ ga-ewere olu ike kpọọ oku, werekwa olu nke onyeisi ndị mmụọ ozi na ụda opi ike nke Chineke. Mgbe ahụ ndị niile nwụrụ nʼime Kraịst ga-ebu ụzọ bilie. 17 Mgbe ahụ, anyị onwe anyị, ndị dị ndụ, ndị fọdụrụ nʼụwa, ka a ga-eweli anyị na ha elu nʼime igwe ojii, ịga izute Onyenwe anyị na mbara eluigwe, ebe anyị na Onyenwe anyị ga-anọ ruo mgbe ebighị ebi. 18 Ya mere, werenụ okwu ndị a, na-agba onwe unu ume mgbe niile.

In Other Versions

1 Thessalonians 4 in the ANGEFD

1 Thessalonians 4 in the ANTPNG2D

1 Thessalonians 4 in the AS21

1 Thessalonians 4 in the BAGH

1 Thessalonians 4 in the BBPNG

1 Thessalonians 4 in the BBT1E

1 Thessalonians 4 in the BDS

1 Thessalonians 4 in the BEV

1 Thessalonians 4 in the BHAD

1 Thessalonians 4 in the BIB

1 Thessalonians 4 in the BLPT

1 Thessalonians 4 in the BNT

1 Thessalonians 4 in the BNTABOOT

1 Thessalonians 4 in the BNTLV

1 Thessalonians 4 in the BOATCB

1 Thessalonians 4 in the BOATCB2

1 Thessalonians 4 in the BOBCV

1 Thessalonians 4 in the BOCNT

1 Thessalonians 4 in the BOECS

1 Thessalonians 4 in the BOGWICC

1 Thessalonians 4 in the BOHCB

1 Thessalonians 4 in the BOHCV

1 Thessalonians 4 in the BOHLNT

1 Thessalonians 4 in the BOHNTLTAL

1 Thessalonians 4 in the BOILNTAP

1 Thessalonians 4 in the BOITCV

1 Thessalonians 4 in the BOKCV

1 Thessalonians 4 in the BOKCV2

1 Thessalonians 4 in the BOKHWOG

1 Thessalonians 4 in the BOKSSV

1 Thessalonians 4 in the BOLCB

1 Thessalonians 4 in the BOLCB2

1 Thessalonians 4 in the BOMCV

1 Thessalonians 4 in the BONAV

1 Thessalonians 4 in the BONCB

1 Thessalonians 4 in the BONLT

1 Thessalonians 4 in the BONUT2

1 Thessalonians 4 in the BOPLNT

1 Thessalonians 4 in the BOSCB

1 Thessalonians 4 in the BOSNC

1 Thessalonians 4 in the BOTLNT

1 Thessalonians 4 in the BOVCB

1 Thessalonians 4 in the BOYCB

1 Thessalonians 4 in the BPBB

1 Thessalonians 4 in the BPH

1 Thessalonians 4 in the BSB

1 Thessalonians 4 in the CCB

1 Thessalonians 4 in the CUV

1 Thessalonians 4 in the CUVS

1 Thessalonians 4 in the DBT

1 Thessalonians 4 in the DGDNT

1 Thessalonians 4 in the DHNT

1 Thessalonians 4 in the DNT

1 Thessalonians 4 in the ELBE

1 Thessalonians 4 in the EMTV

1 Thessalonians 4 in the ESV

1 Thessalonians 4 in the FBV

1 Thessalonians 4 in the FEB

1 Thessalonians 4 in the GGMNT

1 Thessalonians 4 in the GNT

1 Thessalonians 4 in the HARY

1 Thessalonians 4 in the HNT

1 Thessalonians 4 in the IRVA

1 Thessalonians 4 in the IRVB

1 Thessalonians 4 in the IRVG

1 Thessalonians 4 in the IRVH

1 Thessalonians 4 in the IRVK

1 Thessalonians 4 in the IRVM

1 Thessalonians 4 in the IRVM2

1 Thessalonians 4 in the IRVO

1 Thessalonians 4 in the IRVP

1 Thessalonians 4 in the IRVT

1 Thessalonians 4 in the IRVT2

1 Thessalonians 4 in the IRVU

1 Thessalonians 4 in the ISVN

1 Thessalonians 4 in the JSNT

1 Thessalonians 4 in the KAPI

1 Thessalonians 4 in the KBT1ETNIK

1 Thessalonians 4 in the KBV

1 Thessalonians 4 in the KJV

1 Thessalonians 4 in the KNFD

1 Thessalonians 4 in the LBA

1 Thessalonians 4 in the LBLA

1 Thessalonians 4 in the LNT

1 Thessalonians 4 in the LSV

1 Thessalonians 4 in the MAAL

1 Thessalonians 4 in the MBV

1 Thessalonians 4 in the MBV2

1 Thessalonians 4 in the MHNT

1 Thessalonians 4 in the MKNFD

1 Thessalonians 4 in the MNG

1 Thessalonians 4 in the MNT

1 Thessalonians 4 in the MNT2

1 Thessalonians 4 in the MRS1T

1 Thessalonians 4 in the NAA

1 Thessalonians 4 in the NASB

1 Thessalonians 4 in the NBLA

1 Thessalonians 4 in the NBS

1 Thessalonians 4 in the NBVTP

1 Thessalonians 4 in the NET2

1 Thessalonians 4 in the NIV11

1 Thessalonians 4 in the NNT

1 Thessalonians 4 in the NNT2

1 Thessalonians 4 in the NNT3

1 Thessalonians 4 in the PDDPT

1 Thessalonians 4 in the PFNT

1 Thessalonians 4 in the RMNT

1 Thessalonians 4 in the SBIAS

1 Thessalonians 4 in the SBIBS

1 Thessalonians 4 in the SBIBS2

1 Thessalonians 4 in the SBICS

1 Thessalonians 4 in the SBIDS

1 Thessalonians 4 in the SBIGS

1 Thessalonians 4 in the SBIHS

1 Thessalonians 4 in the SBIIS

1 Thessalonians 4 in the SBIIS2

1 Thessalonians 4 in the SBIIS3

1 Thessalonians 4 in the SBIKS

1 Thessalonians 4 in the SBIKS2

1 Thessalonians 4 in the SBIMS

1 Thessalonians 4 in the SBIOS

1 Thessalonians 4 in the SBIPS

1 Thessalonians 4 in the SBISS

1 Thessalonians 4 in the SBITS

1 Thessalonians 4 in the SBITS2

1 Thessalonians 4 in the SBITS3

1 Thessalonians 4 in the SBITS4

1 Thessalonians 4 in the SBIUS

1 Thessalonians 4 in the SBIVS

1 Thessalonians 4 in the SBT

1 Thessalonians 4 in the SBT1E

1 Thessalonians 4 in the SCHL

1 Thessalonians 4 in the SNT

1 Thessalonians 4 in the SUSU

1 Thessalonians 4 in the SUSU2

1 Thessalonians 4 in the SYNO

1 Thessalonians 4 in the TBIAOTANT

1 Thessalonians 4 in the TBT1E

1 Thessalonians 4 in the TBT1E2

1 Thessalonians 4 in the TFTIP

1 Thessalonians 4 in the TFTU

1 Thessalonians 4 in the TGNTATF3T

1 Thessalonians 4 in the THAI

1 Thessalonians 4 in the TNFD

1 Thessalonians 4 in the TNT

1 Thessalonians 4 in the TNTIK

1 Thessalonians 4 in the TNTIL

1 Thessalonians 4 in the TNTIN

1 Thessalonians 4 in the TNTIP

1 Thessalonians 4 in the TNTIZ

1 Thessalonians 4 in the TOMA

1 Thessalonians 4 in the TTENT

1 Thessalonians 4 in the UBG

1 Thessalonians 4 in the UGV

1 Thessalonians 4 in the UGV2

1 Thessalonians 4 in the UGV3

1 Thessalonians 4 in the VBL

1 Thessalonians 4 in the VDCC

1 Thessalonians 4 in the YALU

1 Thessalonians 4 in the YAPE

1 Thessalonians 4 in the YBVTP

1 Thessalonians 4 in the ZBP