1 Timothy 3 (BOICB)

1 Nke a bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi ma bụrụkwa eziokwu, bụ nke na-asị, ọ bụrụ na onye ọbụla na-achọ ọnọdụ ịbụ ụkọchukwu, ọ na-achọ ezi ọrụ kacha mma. 2 Ya mere onye ụkọchukwu kwesiri ịbụ onye a na-adịghị ata ụta, onye lụrụ otu nwunye, onye obi umeala, onye na-achịkọta onwe ya nke ọma, onye nwere nsọpụrụ, onye na-anabata ndị ọbịa nʼụlọ ya, nakwa onye nwere ike ikuzi ihe. 3 Ọ gaghị abụ onye na-aṅụbiga mmanya oke, ọ gaghị abụ onye na-alụkarị ọgụ, kama ọ ga-abụ onye dị nwayọọ, onye na-ahụghị okwu na ụka nʼanya, na onye na-adịghị ahụ ego nʼanya. 4 Ọ ga-abụ onye na-achịzi ezinaụlọ ya nke ọma, bụrụkwa onye na-achịkwa ụmụ ya inwe nsọpụrụ nʼụzọ ọbụla. 5 (Nʼihi na ọ bụrụ na mmadụ enweghị ike chịkọtazie ezinaụlọ ya, ọ ga-esi aṅaa chịzie chọọchị Chineke?) 6 Ọ gaghị abụ onye chegharịrị ọhụrụ, ma ọ bụghị ya, ọ ga-afụlị onwe ya elu nʼịnya isi, ma si otu a daba nʼọmụma ikpe dị ka ekwensu. 7 Ọ ga-abụkwa onye nwere ezi ama nʼebe ndị nọ nʼezi nọ, ka ọ ghara ịdaba nʼọnọdụ ihere nakwa nʼọnya ekwensu. 8 Otu ahụ kwa, ndị a họpụtara ijere chọọchị ozi aghaghị ịbụ ndị kwesiri nsọpụrụ, ndị na-enweghị ire abụọ, ndị kwesiri ntụkwasị obi. Ha agaghị abụ ndị na-aṅụbiga mmanya oke na ndị akpịrị ego na-agbaso uru nʼezighị ezi. 9 Ha ga-abụ ndị ji akọnuche dị ọcha na-ejidesi eziokwu nke okwukwe anyị ike. 10 Tupu a họpụta ha ịrụ ọrụ a, a ga-ebu ụzọ nwalee ha. Ọ bụrụ na ha enweghị ebubo ọbụla megide ha, mgbe ahụ, a ga-eme ha ndị na-eje ozi na chọọchị. 11 Otu aka ahụ kwa, ndị nwanyị kwesikwara ịbụ ndị nwere nsọpụrụ nʼụzọ ọbụla, ndị na-adịghị ebu iro nʼobi, ndị na-adịghị agba asịrị, kama ndị nwere obi umeala, na ndị kwesiri ntụkwasị obi nʼihe niile. 12 Ndị niile a ga-ahọpụta ije ozi na chọọchị aghaghị ịbụ ndị nwere naanị otu nwunye, ndị na-achịzi ụmụ ha na ezinaụlọ nke aka ha nke ọma. 13 Nʼihi na ndị ahụ rụrụ ọrụ ije ozi ha nke ọma nwere ụgwọ ọrụ. Ụgwọ ọrụ ha bụkwa nsọpụrụ ahụ ndị ọzọ ga-asọpụrụ ha, na nkwuwa okwu ha nwere banyere okwukwe a nʼime Kraịst Jisọs. 14 Enwere m olileanya na m ga-abịa ileta gị na mgbe na-adịghị anya, ma ana m edere gị ihe ndị a. 15 Asị na m enweghị ike bịa ọsịịsọ, ị ga-amata otu ndị mmadụ kwesiri isi bie obi nʼezinaụlọ Chineke, nke bụ nzukọ nke Chineke dị ndụ, ogidi na ntọala nke eziokwu ahụ. 16 Karịchasịa nke a, ọ bụ ihe omimi dị ukwuu, bụ ntọala ebe ezi ịdị nsọ si walite:Ọ pụtara ihe nʼụdịdị mmadụ,Mmụọ Nsọ gosiri na ọ bụ onye ezi omume,ndị mmụọ ozi hụrụ ya,e kwusara ihe banyere ya nye mba niile,ụwa niile kwenyeere na ya,a nabatakwara ya nʼebube nke eluigwe.

In Other Versions

1 Timothy 3 in the ANGEFD

1 Timothy 3 in the ANTPNG2D

1 Timothy 3 in the AS21

1 Timothy 3 in the BAGH

1 Timothy 3 in the BBPNG

1 Timothy 3 in the BBT1E

1 Timothy 3 in the BDS

1 Timothy 3 in the BEV

1 Timothy 3 in the BHAD

1 Timothy 3 in the BIB

1 Timothy 3 in the BLPT

1 Timothy 3 in the BNT

1 Timothy 3 in the BNTABOOT

1 Timothy 3 in the BNTLV

1 Timothy 3 in the BOATCB

1 Timothy 3 in the BOATCB2

1 Timothy 3 in the BOBCV

1 Timothy 3 in the BOCNT

1 Timothy 3 in the BOECS

1 Timothy 3 in the BOGWICC

1 Timothy 3 in the BOHCB

1 Timothy 3 in the BOHCV

1 Timothy 3 in the BOHLNT

1 Timothy 3 in the BOHNTLTAL

1 Timothy 3 in the BOILNTAP

1 Timothy 3 in the BOITCV

1 Timothy 3 in the BOKCV

1 Timothy 3 in the BOKCV2

1 Timothy 3 in the BOKHWOG

1 Timothy 3 in the BOKSSV

1 Timothy 3 in the BOLCB

1 Timothy 3 in the BOLCB2

1 Timothy 3 in the BOMCV

1 Timothy 3 in the BONAV

1 Timothy 3 in the BONCB

1 Timothy 3 in the BONLT

1 Timothy 3 in the BONUT2

1 Timothy 3 in the BOPLNT

1 Timothy 3 in the BOSCB

1 Timothy 3 in the BOSNC

1 Timothy 3 in the BOTLNT

1 Timothy 3 in the BOVCB

1 Timothy 3 in the BOYCB

1 Timothy 3 in the BPBB

1 Timothy 3 in the BPH

1 Timothy 3 in the BSB

1 Timothy 3 in the CCB

1 Timothy 3 in the CUV

1 Timothy 3 in the CUVS

1 Timothy 3 in the DBT

1 Timothy 3 in the DGDNT

1 Timothy 3 in the DHNT

1 Timothy 3 in the DNT

1 Timothy 3 in the ELBE

1 Timothy 3 in the EMTV

1 Timothy 3 in the ESV

1 Timothy 3 in the FBV

1 Timothy 3 in the FEB

1 Timothy 3 in the GGMNT

1 Timothy 3 in the GNT

1 Timothy 3 in the HARY

1 Timothy 3 in the HNT

1 Timothy 3 in the IRVA

1 Timothy 3 in the IRVB

1 Timothy 3 in the IRVG

1 Timothy 3 in the IRVH

1 Timothy 3 in the IRVK

1 Timothy 3 in the IRVM

1 Timothy 3 in the IRVM2

1 Timothy 3 in the IRVO

1 Timothy 3 in the IRVP

1 Timothy 3 in the IRVT

1 Timothy 3 in the IRVT2

1 Timothy 3 in the IRVU

1 Timothy 3 in the ISVN

1 Timothy 3 in the JSNT

1 Timothy 3 in the KAPI

1 Timothy 3 in the KBT1ETNIK

1 Timothy 3 in the KBV

1 Timothy 3 in the KJV

1 Timothy 3 in the KNFD

1 Timothy 3 in the LBA

1 Timothy 3 in the LBLA

1 Timothy 3 in the LNT

1 Timothy 3 in the LSV

1 Timothy 3 in the MAAL

1 Timothy 3 in the MBV

1 Timothy 3 in the MBV2

1 Timothy 3 in the MHNT

1 Timothy 3 in the MKNFD

1 Timothy 3 in the MNG

1 Timothy 3 in the MNT

1 Timothy 3 in the MNT2

1 Timothy 3 in the MRS1T

1 Timothy 3 in the NAA

1 Timothy 3 in the NASB

1 Timothy 3 in the NBLA

1 Timothy 3 in the NBS

1 Timothy 3 in the NBVTP

1 Timothy 3 in the NET2

1 Timothy 3 in the NIV11

1 Timothy 3 in the NNT

1 Timothy 3 in the NNT2

1 Timothy 3 in the NNT3

1 Timothy 3 in the PDDPT

1 Timothy 3 in the PFNT

1 Timothy 3 in the RMNT

1 Timothy 3 in the SBIAS

1 Timothy 3 in the SBIBS

1 Timothy 3 in the SBIBS2

1 Timothy 3 in the SBICS

1 Timothy 3 in the SBIDS

1 Timothy 3 in the SBIGS

1 Timothy 3 in the SBIHS

1 Timothy 3 in the SBIIS

1 Timothy 3 in the SBIIS2

1 Timothy 3 in the SBIIS3

1 Timothy 3 in the SBIKS

1 Timothy 3 in the SBIKS2

1 Timothy 3 in the SBIMS

1 Timothy 3 in the SBIOS

1 Timothy 3 in the SBIPS

1 Timothy 3 in the SBISS

1 Timothy 3 in the SBITS

1 Timothy 3 in the SBITS2

1 Timothy 3 in the SBITS3

1 Timothy 3 in the SBITS4

1 Timothy 3 in the SBIUS

1 Timothy 3 in the SBIVS

1 Timothy 3 in the SBT

1 Timothy 3 in the SBT1E

1 Timothy 3 in the SCHL

1 Timothy 3 in the SNT

1 Timothy 3 in the SUSU

1 Timothy 3 in the SUSU2

1 Timothy 3 in the SYNO

1 Timothy 3 in the TBIAOTANT

1 Timothy 3 in the TBT1E

1 Timothy 3 in the TBT1E2

1 Timothy 3 in the TFTIP

1 Timothy 3 in the TFTU

1 Timothy 3 in the TGNTATF3T

1 Timothy 3 in the THAI

1 Timothy 3 in the TNFD

1 Timothy 3 in the TNT

1 Timothy 3 in the TNTIK

1 Timothy 3 in the TNTIL

1 Timothy 3 in the TNTIN

1 Timothy 3 in the TNTIP

1 Timothy 3 in the TNTIZ

1 Timothy 3 in the TOMA

1 Timothy 3 in the TTENT

1 Timothy 3 in the UBG

1 Timothy 3 in the UGV

1 Timothy 3 in the UGV2

1 Timothy 3 in the UGV3

1 Timothy 3 in the VBL

1 Timothy 3 in the VDCC

1 Timothy 3 in the YALU

1 Timothy 3 in the YAPE

1 Timothy 3 in the YBVTP

1 Timothy 3 in the ZBP