2 Chronicles 22 (BOICB)

1 Ndị Jerusalem mere Ahazaya, nwa Jehoram nke nta, eze nʼọnọdụ ya, nʼihi na ndị na-apụnara mmadụ ihe nʼike, bụ ndị ha na ndị Arab so bata nʼụlọ ikwu ha, egbuolarị ụmụnne ya ndị okenye. Ya mere Ahazaya, nwa Jehoram bụ eze Juda malitere ịchị. 2 Ahazaya gbara iri afọ abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị otu afọ na Jerusalem. Aha nne ya bụ Atalaya nwa nwa Omri eze Izrel. 3 Ya onwe ya sokwara ụzọ niile nke ndị ezinaụlọ Ehab, nʼihi na nne ya gbara ya ume ime ajọ omume. 4 O mere ihe dị njọ nʼanya ONYENWE ANYỊ dịka ezinaụlọ Ehab mere nʼihi na ha ghọrọ ndị ndụmọdụ ya mgbe nna ya nwụsịrị, nke a wetara ọdịda ya. 5 O gbasokwara ndụmọdụ ha, mgbe o sooro Joram nwa Ehab, bụ eze Izrel, ịga buso Hazael eze Aram agha na Ramọt Gilead. Ndị Aram merụrụ Joram ahụ, 6 ya mere, ọ lọghachitere na Jezril ka a gwọọ ya mmerụ ahụ ha merụrụ ya na Ramọt, nʼagha nke ya na Hazael eze Aram lụrụ.Mgbe ahụ, Ahazaya nwa Jehoram, eze Juda gara Jezril ileta Joram nwa Ehab, nʼihi na e merụrụ ya ahụ. 7 Ọ bụ site na nleta Ahazaya gara leta Joram, ka Chineke si weta ọdịda Ahazaya. Mgbe Ahazaya bịarutere, ya na Joram pụrụ ịga zute Jehu nwa Nimshi, onye ahụ ONYENWE ANYỊ tere mmanụ ka ọ laa ezinaụlọ Ehab nʼiyi. 8 Mgbe Jehu nọ na-emezu ihe e kpebiri nʼikpe banyere ezinaụlọ Ehab, o zutere ndị ozi Juda na ụmụ ndị ikom ụmụnne Ahazaya, ndị na-ejere Ahazaya ozi, gbuo ha niile. 9 Ọ pụrụ ịchọ Ahazaya. Ndị ozi ya jidere ya ebe o zoro onwe ya na Sameria. Ha kpụtaara ya Jehu onye gburu ya. Ha liri ya, nʼihi na ha kwuru sị, “Nwa Jehoshafat ka ọ bụ, onye jiri obi ya niile gbasoo ONYENWE ANYỊ.” Ya mere, o nwekwaghị onye dị ike nʼụlọ Ahazaya ijide alaeze ahụ. 10 Mgbe Atalaya, nne Ahazaya hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla, ọ gara nʼihu bido igbu ndị niile a mụrụ nʼụlọ eze, bụ ndị ezinaụlọ eze Juda. 11 Ma Jehosheba, bụ nwa nwanyị eze Jehoram, kuuru Joash nwa Ahazaya zopu ya site nʼetiti ụmụ eze, bụ ndị a chọrọ igbu egbu. O zoro ya na nwanyị na-elekọta ya anya nʼime ụlọ ndina. Nʼihi na Jehosheba, bụ nwa nwanyị eze Jehoram, bụ nwanne Ahazaya, ma bụrụkwa nwunye Jehoiada onye nchụaja, ya mere o jiri zonarị Atalaya nwantakịrị ahụ, ka ọ ghara igbu ya. 12 Ya na ha nọgidere na nzuzo nʼime ụlọnsọ Chineke, afọ isii, oge ahụ niile Atalaya na-achị nʼala ahụ.

In Other Versions

2 Chronicles 22 in the ANGEFD

2 Chronicles 22 in the ANTPNG2D

2 Chronicles 22 in the AS21

2 Chronicles 22 in the BAGH

2 Chronicles 22 in the BBPNG

2 Chronicles 22 in the BBT1E

2 Chronicles 22 in the BDS

2 Chronicles 22 in the BEV

2 Chronicles 22 in the BHAD

2 Chronicles 22 in the BIB

2 Chronicles 22 in the BLPT

2 Chronicles 22 in the BNT

2 Chronicles 22 in the BNTABOOT

2 Chronicles 22 in the BNTLV

2 Chronicles 22 in the BOATCB

2 Chronicles 22 in the BOATCB2

2 Chronicles 22 in the BOBCV

2 Chronicles 22 in the BOCNT

2 Chronicles 22 in the BOECS

2 Chronicles 22 in the BOGWICC

2 Chronicles 22 in the BOHCB

2 Chronicles 22 in the BOHCV

2 Chronicles 22 in the BOHLNT

2 Chronicles 22 in the BOHNTLTAL

2 Chronicles 22 in the BOILNTAP

2 Chronicles 22 in the BOITCV

2 Chronicles 22 in the BOKCV

2 Chronicles 22 in the BOKCV2

2 Chronicles 22 in the BOKHWOG

2 Chronicles 22 in the BOKSSV

2 Chronicles 22 in the BOLCB

2 Chronicles 22 in the BOLCB2

2 Chronicles 22 in the BOMCV

2 Chronicles 22 in the BONAV

2 Chronicles 22 in the BONCB

2 Chronicles 22 in the BONLT

2 Chronicles 22 in the BONUT2

2 Chronicles 22 in the BOPLNT

2 Chronicles 22 in the BOSCB

2 Chronicles 22 in the BOSNC

2 Chronicles 22 in the BOTLNT

2 Chronicles 22 in the BOVCB

2 Chronicles 22 in the BOYCB

2 Chronicles 22 in the BPBB

2 Chronicles 22 in the BPH

2 Chronicles 22 in the BSB

2 Chronicles 22 in the CCB

2 Chronicles 22 in the CUV

2 Chronicles 22 in the CUVS

2 Chronicles 22 in the DBT

2 Chronicles 22 in the DGDNT

2 Chronicles 22 in the DHNT

2 Chronicles 22 in the DNT

2 Chronicles 22 in the ELBE

2 Chronicles 22 in the EMTV

2 Chronicles 22 in the ESV

2 Chronicles 22 in the FBV

2 Chronicles 22 in the FEB

2 Chronicles 22 in the GGMNT

2 Chronicles 22 in the GNT

2 Chronicles 22 in the HARY

2 Chronicles 22 in the HNT

2 Chronicles 22 in the IRVA

2 Chronicles 22 in the IRVB

2 Chronicles 22 in the IRVG

2 Chronicles 22 in the IRVH

2 Chronicles 22 in the IRVK

2 Chronicles 22 in the IRVM

2 Chronicles 22 in the IRVM2

2 Chronicles 22 in the IRVO

2 Chronicles 22 in the IRVP

2 Chronicles 22 in the IRVT

2 Chronicles 22 in the IRVT2

2 Chronicles 22 in the IRVU

2 Chronicles 22 in the ISVN

2 Chronicles 22 in the JSNT

2 Chronicles 22 in the KAPI

2 Chronicles 22 in the KBT1ETNIK

2 Chronicles 22 in the KBV

2 Chronicles 22 in the KJV

2 Chronicles 22 in the KNFD

2 Chronicles 22 in the LBA

2 Chronicles 22 in the LBLA

2 Chronicles 22 in the LNT

2 Chronicles 22 in the LSV

2 Chronicles 22 in the MAAL

2 Chronicles 22 in the MBV

2 Chronicles 22 in the MBV2

2 Chronicles 22 in the MHNT

2 Chronicles 22 in the MKNFD

2 Chronicles 22 in the MNG

2 Chronicles 22 in the MNT

2 Chronicles 22 in the MNT2

2 Chronicles 22 in the MRS1T

2 Chronicles 22 in the NAA

2 Chronicles 22 in the NASB

2 Chronicles 22 in the NBLA

2 Chronicles 22 in the NBS

2 Chronicles 22 in the NBVTP

2 Chronicles 22 in the NET2

2 Chronicles 22 in the NIV11

2 Chronicles 22 in the NNT

2 Chronicles 22 in the NNT2

2 Chronicles 22 in the NNT3

2 Chronicles 22 in the PDDPT

2 Chronicles 22 in the PFNT

2 Chronicles 22 in the RMNT

2 Chronicles 22 in the SBIAS

2 Chronicles 22 in the SBIBS

2 Chronicles 22 in the SBIBS2

2 Chronicles 22 in the SBICS

2 Chronicles 22 in the SBIDS

2 Chronicles 22 in the SBIGS

2 Chronicles 22 in the SBIHS

2 Chronicles 22 in the SBIIS

2 Chronicles 22 in the SBIIS2

2 Chronicles 22 in the SBIIS3

2 Chronicles 22 in the SBIKS

2 Chronicles 22 in the SBIKS2

2 Chronicles 22 in the SBIMS

2 Chronicles 22 in the SBIOS

2 Chronicles 22 in the SBIPS

2 Chronicles 22 in the SBISS

2 Chronicles 22 in the SBITS

2 Chronicles 22 in the SBITS2

2 Chronicles 22 in the SBITS3

2 Chronicles 22 in the SBITS4

2 Chronicles 22 in the SBIUS

2 Chronicles 22 in the SBIVS

2 Chronicles 22 in the SBT

2 Chronicles 22 in the SBT1E

2 Chronicles 22 in the SCHL

2 Chronicles 22 in the SNT

2 Chronicles 22 in the SUSU

2 Chronicles 22 in the SUSU2

2 Chronicles 22 in the SYNO

2 Chronicles 22 in the TBIAOTANT

2 Chronicles 22 in the TBT1E

2 Chronicles 22 in the TBT1E2

2 Chronicles 22 in the TFTIP

2 Chronicles 22 in the TFTU

2 Chronicles 22 in the TGNTATF3T

2 Chronicles 22 in the THAI

2 Chronicles 22 in the TNFD

2 Chronicles 22 in the TNT

2 Chronicles 22 in the TNTIK

2 Chronicles 22 in the TNTIL

2 Chronicles 22 in the TNTIN

2 Chronicles 22 in the TNTIP

2 Chronicles 22 in the TNTIZ

2 Chronicles 22 in the TOMA

2 Chronicles 22 in the TTENT

2 Chronicles 22 in the UBG

2 Chronicles 22 in the UGV

2 Chronicles 22 in the UGV2

2 Chronicles 22 in the UGV3

2 Chronicles 22 in the VBL

2 Chronicles 22 in the VDCC

2 Chronicles 22 in the YALU

2 Chronicles 22 in the YAPE

2 Chronicles 22 in the YBVTP

2 Chronicles 22 in the ZBP