2 Chronicles 5 (BOICB)

1 Mgbe a rụzuru ọrụ niile nke eze Solomọn nwere ịrụ maka ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ ahụ, o webatara ihe niile Devid bụ nna ya doro nsọ nʼime ya, ya bụ ọlaọcha, ọlaedo na ngwongwo ndị ọzọ niile. O tinyere ha nʼụlọakụ dị nʼụlọnsọ Chineke. 2 Mgbe ahụ, Solomọn kpọkọtara ndị okenye Izrel niile, na ndịisi ebo Izrel niile, na ndịisi ezinaụlọ Izrel niile na Jerusalem, maka ị site na Zayọn, bụ obodo Devid bugota igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ. 3 Ndị Izrel niile gbakọtara bịakwute eze nʼoge a na-eme mmemme nʼọnwa Etanim, nke bụ ọnwa asaa nʼafọ. 4 Mgbe ndị okenye Izrel niile bịarutere, ndị Livayị buliri igbe ọgbụgba ndụ ahụ. 5 Ha bugotara igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ, ya na ụlọ nzute, na ngwongwo niile dị nsọ dị nʼime ya. Ndị nchụaja bụ ndị Livayị buliri ha elu. 6 Eze Solomọn na ọgbakọ Izrel niile, bụ ndị zukọtara nʼebe ọ nọ, nọ nʼihu igbe ọgbụgba ndụ ahụ, na-achụ aja ọtụtụ atụrụ na ọtụtụ ehi nke a na-apụghị ịgụta ọnụ maọbụ gbakọta ọnụọgụgụ ha nʼihi ịba ụba. 7 Ndị nchụaja bubatara igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ ahụ nʼime ime ụlọnsọ ukwu ahụ, nʼime Ebe Kachasị Nsọ, dọba ya nʼokpuru nku cherubim ahụ. 8 Cherubim ndị ahụ gbasara nku ha nʼelu igbe ọgbụgba ndụ ahụ, kpuchie ya na okporo osisi ndị ahụ e ji ebu ya. 9 Okporo osisi ndị a dị oke ogologo, na isi ha sitere nʼigbe ọgbụgba ndụ ahụ na-apụta, na e nwere ike ị site nʼihu ime ime ebe nsọ ahụ hụ ha anya, ma onye na-anọghị nʼEbe Nsọ ahụ adịghị ahụ ha. Ha ka dịkwa nʼebe ahụ ruo taa 10 O nweghị ihe dị nʼime igbe ọgbụgba ndụ ahụ, karịakwa mbadamba nkume abụọ ahụ Mosis tinyere nʼime ya nʼugwu Horeb, nʼebe ONYENWE ANYỊ na ụmụ Izrel gbara ndụ, mgbe ha si nʼala Ijipt pụta. 11 Mgbe ndị nchụaja sitere nʼEbe Nsọ Kachasị Ebe Nsọ pụta, nʼihi na ndị nchụaja ahụ niile doro onwe ha nsọ nʼagbanyeghị usuu nke onye ọbụla nʼime ha si pụta. 12 Ma ndị Livayị bụ ndị ọbụ abụ, ya bụ Asaf, Heman, Jedutun na ụmụ ha ndị ikom na ndị ikwu ha guzoro onwe ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ebe ịchụ aja. Ha yi uwe ezi akwa ọcha ma na-akpọ ụbọ akwara, na-akụkwa ogene ọla. Ndị nchụaja dị otu narị na iri abụọ (120) nʼọnụọgụgụ. Ndị na-afụ opi sokwa ha. 13 Ndị ọbụ abụ ahụ na ndị na-afụ opi jikọrọ onwe ha ọnụ were otu olu bụkuo ONYENWE ANYỊ abụ ekele na otuto. Ndị na-afụ opi, na ndị na-akụ ọla na-ada ụda, na ndị ji ngwa egwu ndị ọzọ sonyeere ha, welie olu ha elu too ONYENWE ANYỊ nʼabụ sị:“Nʼihi na Ọ dị mmaỊhụnanya ya na-adị ruo ebighị ebi.”Mgbe ahụ igwe ojii jupụtara nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ, 14 nke mere na ndị nchụaja enwekwaghị ike jee ozi ha, nʼihi igwe ojii ahụ, nʼihi na ebube ONYENWE ANYỊ jupụtara nʼime ụlọnsọ Chineke.

In Other Versions

2 Chronicles 5 in the ANGEFD

2 Chronicles 5 in the ANTPNG2D

2 Chronicles 5 in the AS21

2 Chronicles 5 in the BAGH

2 Chronicles 5 in the BBPNG

2 Chronicles 5 in the BBT1E

2 Chronicles 5 in the BDS

2 Chronicles 5 in the BEV

2 Chronicles 5 in the BHAD

2 Chronicles 5 in the BIB

2 Chronicles 5 in the BLPT

2 Chronicles 5 in the BNT

2 Chronicles 5 in the BNTABOOT

2 Chronicles 5 in the BNTLV

2 Chronicles 5 in the BOATCB

2 Chronicles 5 in the BOATCB2

2 Chronicles 5 in the BOBCV

2 Chronicles 5 in the BOCNT

2 Chronicles 5 in the BOECS

2 Chronicles 5 in the BOGWICC

2 Chronicles 5 in the BOHCB

2 Chronicles 5 in the BOHCV

2 Chronicles 5 in the BOHLNT

2 Chronicles 5 in the BOHNTLTAL

2 Chronicles 5 in the BOILNTAP

2 Chronicles 5 in the BOITCV

2 Chronicles 5 in the BOKCV

2 Chronicles 5 in the BOKCV2

2 Chronicles 5 in the BOKHWOG

2 Chronicles 5 in the BOKSSV

2 Chronicles 5 in the BOLCB

2 Chronicles 5 in the BOLCB2

2 Chronicles 5 in the BOMCV

2 Chronicles 5 in the BONAV

2 Chronicles 5 in the BONCB

2 Chronicles 5 in the BONLT

2 Chronicles 5 in the BONUT2

2 Chronicles 5 in the BOPLNT

2 Chronicles 5 in the BOSCB

2 Chronicles 5 in the BOSNC

2 Chronicles 5 in the BOTLNT

2 Chronicles 5 in the BOVCB

2 Chronicles 5 in the BOYCB

2 Chronicles 5 in the BPBB

2 Chronicles 5 in the BPH

2 Chronicles 5 in the BSB

2 Chronicles 5 in the CCB

2 Chronicles 5 in the CUV

2 Chronicles 5 in the CUVS

2 Chronicles 5 in the DBT

2 Chronicles 5 in the DGDNT

2 Chronicles 5 in the DHNT

2 Chronicles 5 in the DNT

2 Chronicles 5 in the ELBE

2 Chronicles 5 in the EMTV

2 Chronicles 5 in the ESV

2 Chronicles 5 in the FBV

2 Chronicles 5 in the FEB

2 Chronicles 5 in the GGMNT

2 Chronicles 5 in the GNT

2 Chronicles 5 in the HARY

2 Chronicles 5 in the HNT

2 Chronicles 5 in the IRVA

2 Chronicles 5 in the IRVB

2 Chronicles 5 in the IRVG

2 Chronicles 5 in the IRVH

2 Chronicles 5 in the IRVK

2 Chronicles 5 in the IRVM

2 Chronicles 5 in the IRVM2

2 Chronicles 5 in the IRVO

2 Chronicles 5 in the IRVP

2 Chronicles 5 in the IRVT

2 Chronicles 5 in the IRVT2

2 Chronicles 5 in the IRVU

2 Chronicles 5 in the ISVN

2 Chronicles 5 in the JSNT

2 Chronicles 5 in the KAPI

2 Chronicles 5 in the KBT1ETNIK

2 Chronicles 5 in the KBV

2 Chronicles 5 in the KJV

2 Chronicles 5 in the KNFD

2 Chronicles 5 in the LBA

2 Chronicles 5 in the LBLA

2 Chronicles 5 in the LNT

2 Chronicles 5 in the LSV

2 Chronicles 5 in the MAAL

2 Chronicles 5 in the MBV

2 Chronicles 5 in the MBV2

2 Chronicles 5 in the MHNT

2 Chronicles 5 in the MKNFD

2 Chronicles 5 in the MNG

2 Chronicles 5 in the MNT

2 Chronicles 5 in the MNT2

2 Chronicles 5 in the MRS1T

2 Chronicles 5 in the NAA

2 Chronicles 5 in the NASB

2 Chronicles 5 in the NBLA

2 Chronicles 5 in the NBS

2 Chronicles 5 in the NBVTP

2 Chronicles 5 in the NET2

2 Chronicles 5 in the NIV11

2 Chronicles 5 in the NNT

2 Chronicles 5 in the NNT2

2 Chronicles 5 in the NNT3

2 Chronicles 5 in the PDDPT

2 Chronicles 5 in the PFNT

2 Chronicles 5 in the RMNT

2 Chronicles 5 in the SBIAS

2 Chronicles 5 in the SBIBS

2 Chronicles 5 in the SBIBS2

2 Chronicles 5 in the SBICS

2 Chronicles 5 in the SBIDS

2 Chronicles 5 in the SBIGS

2 Chronicles 5 in the SBIHS

2 Chronicles 5 in the SBIIS

2 Chronicles 5 in the SBIIS2

2 Chronicles 5 in the SBIIS3

2 Chronicles 5 in the SBIKS

2 Chronicles 5 in the SBIKS2

2 Chronicles 5 in the SBIMS

2 Chronicles 5 in the SBIOS

2 Chronicles 5 in the SBIPS

2 Chronicles 5 in the SBISS

2 Chronicles 5 in the SBITS

2 Chronicles 5 in the SBITS2

2 Chronicles 5 in the SBITS3

2 Chronicles 5 in the SBITS4

2 Chronicles 5 in the SBIUS

2 Chronicles 5 in the SBIVS

2 Chronicles 5 in the SBT

2 Chronicles 5 in the SBT1E

2 Chronicles 5 in the SCHL

2 Chronicles 5 in the SNT

2 Chronicles 5 in the SUSU

2 Chronicles 5 in the SUSU2

2 Chronicles 5 in the SYNO

2 Chronicles 5 in the TBIAOTANT

2 Chronicles 5 in the TBT1E

2 Chronicles 5 in the TBT1E2

2 Chronicles 5 in the TFTIP

2 Chronicles 5 in the TFTU

2 Chronicles 5 in the TGNTATF3T

2 Chronicles 5 in the THAI

2 Chronicles 5 in the TNFD

2 Chronicles 5 in the TNT

2 Chronicles 5 in the TNTIK

2 Chronicles 5 in the TNTIL

2 Chronicles 5 in the TNTIN

2 Chronicles 5 in the TNTIP

2 Chronicles 5 in the TNTIZ

2 Chronicles 5 in the TOMA

2 Chronicles 5 in the TTENT

2 Chronicles 5 in the UBG

2 Chronicles 5 in the UGV

2 Chronicles 5 in the UGV2

2 Chronicles 5 in the UGV3

2 Chronicles 5 in the VBL

2 Chronicles 5 in the VDCC

2 Chronicles 5 in the YALU

2 Chronicles 5 in the YAPE

2 Chronicles 5 in the YBVTP

2 Chronicles 5 in the ZBP