2 Corinthians 7 (BOICB)

1 Ya mere, ndị enyi m, ebe anyị nwere nkwa ndị a niile, ka anyị debe onwe anyị ọcha nʼime ihe niile ọbụla nke na-emerụ ahụ anyị na mmụọ anyị. Ka anyị mezuo ịdị nsọ nʼịtụ egwu Chineke. 2 Megheenụ obi unu nabata anyị, nʼihi na o nweghị onye ọbụla nʼetiti unu anyị mere ihe ọjọọ. O nwekwaghị onye anyị duhiere. Ọ dịkwaghị onye ọbụla anyị rigburu. 3 Anaghị m ekwu ihe ndị a ka m maa unu ikpe, dịka m kwuburu na mbụ, na anyị bu unu nʼobi anyị, ịdịkọ ndụ, maọbụ ịnwụkọkwa ọnwụ nʼotu. 4 Nkwuwa okwu m ji gwa unu okwu dị ukwuu; ịnya isi m nʼihi unu dịkwa ukwuu. Abụ m onye a gbara ume nʼebe ọ dị ukwu, nʼime ọnọdụ ahụhụ anyị niile, ana m aṅụrịbiga ọṅụ oke. 5 Nʼihi na mgbe anyị batara Masidonia, anyị enweghị izuike ma ọlị. Kama mkpagbu si nʼaka nri na aka ekpe bịakwute anyị, ọgụ nʼezi, egwu nʼime. 6 Ma otu ọ dị, Chineke, onye na-agba ndị ike gwụrụ ume, gbara anyị ume site nʼọbịbịa Taịtọs. 7 Ọ bụkwaghị naanị nʼihi na ọbịbịa ọ bịara nyere anyị obi ụtọ, kama akụkọ o ji bịa, gbasara otu unu si gbaa ya ume, gwakwa anyị otu unu si na-ele anya ịhụ m, na otu unu si na-eru ụjụ nʼihi ihe niile mere, na otu unu si guzosie ike nʼukwu m, na ụdị ịhụnanya unu nwere nʼebe m nọ, obi tọrọ m ụtọ nke ukwuu. 8 Ọ naghị ewutekwa m ugbu a na m deere unu akwụkwọ ahụ, ọ bụ ezie na o wutere m mgbe ahụ m na-ede ya, nʼihi na amaara m na ọ ga-ewetara unu obi ọjọọ mgbe unu gụrụ ya. Ma obi ọjọọ ahụ abụrụla naanị nke nwa oge nta. 9 Ma ugbu a ana m aṅụrị ọṅụ na m dere akwụkwọ ahụ. Ọ bụghị nʼihi na ọgụgụ ya wetaara unu obi ọjọọ, kama ọ bụ nʼihi na mwute o wutere unu emeela ka unu chegharịa. Ụdị mwute unu nwere bụ ụdị mwute Chineke chọrọ ka ndị nke ya nwee. Ya mere, o nweghị ihe ọjọọ bịakwasịrị unu nʼihi akwụkwọ anyị deere unu. 10 Nʼihi na iru ụjụ otu Chineke chọrọ na-eweta nchegharị nke na-eduba mmadụ na nzọpụta, bụ nchegharị nke a na-apụghị ịkwa ụta banyere ya. Ma iru ụjụ dịka ụwa si eme na-eweta ọnwụ. 11 Leenụ ihe Chineke rụpụtara site nʼihe mwute dakwasịrị unu. Ugbu a, unu abụrụla ndị ọ na-anụ ọkụ nʼobi na ndị jikeere izi anyị na aka unu abụọ dị ọcha. Lee otu unu si zi iwe unu, otu unu si zikwa na ihe ahụ wutere unu. Lee otu unu si tụọ ụjọ ihe mmehie ahụ nwere ike iwetara unu. Leekwanụ otu unu si mee ihe niile igosi na unu kwagidere m. Leekwanụ otu unu si nye onye ahụ mere mmehie ahụ ntaramahụhụ ngwangwa. Unu egosila na aka unu dị ọcha nʼokwu ndị a niile. 12 Ọ bụ ezie na m deere unu akwụkwọ ahụ, ma edeghị m ya nʼihi onye ahụ mehiere, maọbụ nʼihi onye ahụ e mehiere megide. Kama edere m ya ime ka Chineke gosi unu otu ihe gbasara anyị si na-anụ unu ọkụ nʼobi. 13 Nʼụzọ niile ndị a, anyị bụ ndị a gbara ume site nʼịhụnanya unu nwere nʼebe anyị nọ.A gbara anyị ume karịa site na ịhụ ọṅụ Taịtọs nʼihi nnabata unu nabatara, na otu unu si mee ka mmụọ ya zuru ike mgbe ọ bịakwutere unu. 14 Nʼihi na tupu ọ hapụ anyị bịakwute unu, anyara m isi nʼihu ya banyere unu; ugbu a, obi dị m ụtọ nke ukwuu nʼihi na unu emeghị ka ihere mee m. Anyị ekwuola eziokwu nye unu. Ugbu a, ịnya isi m nʼebe Taịtọs nọ egosila na anyị bụ ndị eziokwu. 15 Ugbu a, ịhụnanya o nwere nʼebe unu nọ na-aba ụba nke ukwuu, nʼihi ncheta ọ na-echeta otu unu niile si jiri ọṅụ gee ya ntị na otu unu si jiri ịtụ egwu na ahụ ịma jijiji nabata ya. 16 Nke a na-enyekwa m obi ụtọ nʼihi na enwere m ntụkwasị obi nʼebe unu nọ nʼime ihe niile.

In Other Versions

2 Corinthians 7 in the ANGEFD

2 Corinthians 7 in the ANTPNG2D

2 Corinthians 7 in the AS21

2 Corinthians 7 in the BAGH

2 Corinthians 7 in the BBPNG

2 Corinthians 7 in the BBT1E

2 Corinthians 7 in the BDS

2 Corinthians 7 in the BEV

2 Corinthians 7 in the BHAD

2 Corinthians 7 in the BIB

2 Corinthians 7 in the BLPT

2 Corinthians 7 in the BNT

2 Corinthians 7 in the BNTABOOT

2 Corinthians 7 in the BNTLV

2 Corinthians 7 in the BOATCB

2 Corinthians 7 in the BOATCB2

2 Corinthians 7 in the BOBCV

2 Corinthians 7 in the BOCNT

2 Corinthians 7 in the BOECS

2 Corinthians 7 in the BOGWICC

2 Corinthians 7 in the BOHCB

2 Corinthians 7 in the BOHCV

2 Corinthians 7 in the BOHLNT

2 Corinthians 7 in the BOHNTLTAL

2 Corinthians 7 in the BOILNTAP

2 Corinthians 7 in the BOITCV

2 Corinthians 7 in the BOKCV

2 Corinthians 7 in the BOKCV2

2 Corinthians 7 in the BOKHWOG

2 Corinthians 7 in the BOKSSV

2 Corinthians 7 in the BOLCB

2 Corinthians 7 in the BOLCB2

2 Corinthians 7 in the BOMCV

2 Corinthians 7 in the BONAV

2 Corinthians 7 in the BONCB

2 Corinthians 7 in the BONLT

2 Corinthians 7 in the BONUT2

2 Corinthians 7 in the BOPLNT

2 Corinthians 7 in the BOSCB

2 Corinthians 7 in the BOSNC

2 Corinthians 7 in the BOTLNT

2 Corinthians 7 in the BOVCB

2 Corinthians 7 in the BOYCB

2 Corinthians 7 in the BPBB

2 Corinthians 7 in the BPH

2 Corinthians 7 in the BSB

2 Corinthians 7 in the CCB

2 Corinthians 7 in the CUV

2 Corinthians 7 in the CUVS

2 Corinthians 7 in the DBT

2 Corinthians 7 in the DGDNT

2 Corinthians 7 in the DHNT

2 Corinthians 7 in the DNT

2 Corinthians 7 in the ELBE

2 Corinthians 7 in the EMTV

2 Corinthians 7 in the ESV

2 Corinthians 7 in the FBV

2 Corinthians 7 in the FEB

2 Corinthians 7 in the GGMNT

2 Corinthians 7 in the GNT

2 Corinthians 7 in the HARY

2 Corinthians 7 in the HNT

2 Corinthians 7 in the IRVA

2 Corinthians 7 in the IRVB

2 Corinthians 7 in the IRVG

2 Corinthians 7 in the IRVH

2 Corinthians 7 in the IRVK

2 Corinthians 7 in the IRVM

2 Corinthians 7 in the IRVM2

2 Corinthians 7 in the IRVO

2 Corinthians 7 in the IRVP

2 Corinthians 7 in the IRVT

2 Corinthians 7 in the IRVT2

2 Corinthians 7 in the IRVU

2 Corinthians 7 in the ISVN

2 Corinthians 7 in the JSNT

2 Corinthians 7 in the KAPI

2 Corinthians 7 in the KBT1ETNIK

2 Corinthians 7 in the KBV

2 Corinthians 7 in the KJV

2 Corinthians 7 in the KNFD

2 Corinthians 7 in the LBA

2 Corinthians 7 in the LBLA

2 Corinthians 7 in the LNT

2 Corinthians 7 in the LSV

2 Corinthians 7 in the MAAL

2 Corinthians 7 in the MBV

2 Corinthians 7 in the MBV2

2 Corinthians 7 in the MHNT

2 Corinthians 7 in the MKNFD

2 Corinthians 7 in the MNG

2 Corinthians 7 in the MNT

2 Corinthians 7 in the MNT2

2 Corinthians 7 in the MRS1T

2 Corinthians 7 in the NAA

2 Corinthians 7 in the NASB

2 Corinthians 7 in the NBLA

2 Corinthians 7 in the NBS

2 Corinthians 7 in the NBVTP

2 Corinthians 7 in the NET2

2 Corinthians 7 in the NIV11

2 Corinthians 7 in the NNT

2 Corinthians 7 in the NNT2

2 Corinthians 7 in the NNT3

2 Corinthians 7 in the PDDPT

2 Corinthians 7 in the PFNT

2 Corinthians 7 in the RMNT

2 Corinthians 7 in the SBIAS

2 Corinthians 7 in the SBIBS

2 Corinthians 7 in the SBIBS2

2 Corinthians 7 in the SBICS

2 Corinthians 7 in the SBIDS

2 Corinthians 7 in the SBIGS

2 Corinthians 7 in the SBIHS

2 Corinthians 7 in the SBIIS

2 Corinthians 7 in the SBIIS2

2 Corinthians 7 in the SBIIS3

2 Corinthians 7 in the SBIKS

2 Corinthians 7 in the SBIKS2

2 Corinthians 7 in the SBIMS

2 Corinthians 7 in the SBIOS

2 Corinthians 7 in the SBIPS

2 Corinthians 7 in the SBISS

2 Corinthians 7 in the SBITS

2 Corinthians 7 in the SBITS2

2 Corinthians 7 in the SBITS3

2 Corinthians 7 in the SBITS4

2 Corinthians 7 in the SBIUS

2 Corinthians 7 in the SBIVS

2 Corinthians 7 in the SBT

2 Corinthians 7 in the SBT1E

2 Corinthians 7 in the SCHL

2 Corinthians 7 in the SNT

2 Corinthians 7 in the SUSU

2 Corinthians 7 in the SUSU2

2 Corinthians 7 in the SYNO

2 Corinthians 7 in the TBIAOTANT

2 Corinthians 7 in the TBT1E

2 Corinthians 7 in the TBT1E2

2 Corinthians 7 in the TFTIP

2 Corinthians 7 in the TFTU

2 Corinthians 7 in the TGNTATF3T

2 Corinthians 7 in the THAI

2 Corinthians 7 in the TNFD

2 Corinthians 7 in the TNT

2 Corinthians 7 in the TNTIK

2 Corinthians 7 in the TNTIL

2 Corinthians 7 in the TNTIN

2 Corinthians 7 in the TNTIP

2 Corinthians 7 in the TNTIZ

2 Corinthians 7 in the TOMA

2 Corinthians 7 in the TTENT

2 Corinthians 7 in the UBG

2 Corinthians 7 in the UGV

2 Corinthians 7 in the UGV2

2 Corinthians 7 in the UGV3

2 Corinthians 7 in the VBL

2 Corinthians 7 in the VDCC

2 Corinthians 7 in the YALU

2 Corinthians 7 in the YAPE

2 Corinthians 7 in the YBVTP

2 Corinthians 7 in the ZBP