2 Corinthians 8 (BOICB)

1 Anyị chọrọ ime ka unu mara, ụmụnna m, ihe banyere ihe nke amara Chineke rụrụ na nzukọ niile dị na Masidonia. 2 Nʼime ọnọdụ oke mkpagbu na ihe mwute, ha nwere ọṅụ dị nnọọ ukwuu ruo na ha gbasara aka ha nye ndị ọzọ ihe, wezugakwa na ọ bụ ezie na ha bụ ndị ogbenye ọnụ ntụ. 3 Ana m agba ama na ha nyere dịka ike ha, ha nyekwara ọ bụladị karịa otu a tụrụ anya. Onyinye ha si nʼobi ha pụta. 4 Nʼezie, ha rịọsiri anyị arịrịọ ike ka anyị nara onyinye amara ha nyere nʼihi iso keta oke inyere ndị nsọ ndị ọzọ nọ na mkpa aka. 5 Nke ka nke, ha nyere karịa ihe anyị lere anya na ha ga-enye. Nʼihi na ha buru ụzọ were onwe ha nye Onyenwe anyị. Ha sitekwara nʼọchịchọ Chineke nyekwa anyị onwe ha. 6 Ya mere, anyị rịọrọ Taịtọs, onye malitere ọrụ ka ọ rụzuo ọrụ amara ahụ ruo nʼisi. 7 Ma ebe unu babigara ụba oke nʼihe niile unu nwere, nʼokwukwe, na okwu, nʼihe ọmụma, na ịnụ ọkụ nʼobi, na ịhụnanya unu hụrụ anyị, lezie unu anya hụ na unu babigakwara ụba oke nʼamara nke inye ihe a. 8 Anaghị m enye unu iwu, kama site nʼizi unu otu o si na-anụ ndị ọzọ ọkụ nʼobi inyeaka, achọrọ m ịchọpụta ma ịhụnanya unu na ịnụ ọkụ nʼobi unu ọ ga-adakọtakwa. 9 Nʼihi na unu maara ụdị amara nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nwere. Ọ bụ ezie na ọ bụ ọgaranya, ma ọ họọrọ ịbụ ogbenye nʼihi unu, ka unu onwe unu site nʼogbenye ya bụrụ ọgaranya. 10 Nke a bụ ndụmọdụ m na-enye unu nʼokwu a. Ọ baara unu uru ka unu rụzuo ọrụ unu malitere ịrụ nʼafọ gara aga. Unu bụ ndị mbụ buru ụzọ chepụta ịrụ ọrụ a, unu bụkwa ndị mbụ buru ụzọ malite ime ihe banyere ya. 11 Ma ugbu a mezuonụ ihe unu chepụtara ime. Ka ịnụ ọkụ nʼobi unu nwere na mbụ ịrụ ọrụ a bụrụkwa ihe unu ga-eji mezuo ya dịka ihe unu nwere si dị. 12 Nʼihi na ọ bụrụ na ịnụ ọkụ nʼobi dị ebe ahụ, a na-anara ya dịka ihe mmadụ nwere ike inye, ọ bụghị ihe ọ na-enweghị ike inye. 13 Nzube m abụghị ka unu nye nʼụzọ ihe ga-esi siere unu ike nʼihi na unu nyere. Kama ka e nwe nhatanha. 14 Ugbu a, ọ bụ ihe dị mma ka unu nyere ndị ọzọ nọ na mkpa aka. Mgbe unu ga-anọkwa na mkpa, ha ga-enyere unu aka ma ha nwee hie nne. Nʼụzọ dị otu a, a ga-enwe nhatanha. 15 Nke a bụkwa ihe akwụkwọ nsọ kwuru, “Onye ahụ chịkọtara hie nne enweghị karịa. Onye nke chịkọtara ihe dị nta enweghị ihe fọdụrụ ya inweta ihe ọ chọrọ.” 16 Ekelere m Chineke onye tinyere nʼobi Taịtọs otu ịnụ ọkụ ahụ banyere unu ekele, dịka o si emetụ m nʼobi. 17 Ọ bụghị naanị na o kweere ime dịka anyị si rịọrọ ya, kama nʼihi ịhụnanya o nwere nʼebe unu nọ, o kpebiri nʼime obi ya ịbịakwute unu na inyere unu aka. 18 Anyị na-ezitekwa ya na nwanna anyị onye ahụ nzukọ niile na-asọpụrụ nʼihi ọrụ ikwusa oziọma ahụ. 19 Ma ọ bụghị naanị nke a, kama nzukọ họpụtara ya iso anyị, na inyere anyị aka dịka anyị na-ebu onyinye a, bụ ije ozi anyị na-eje nʼihi iwetara Onyenwe anyị otuto, na izipụta njikere anyị inyere ibe anyị aka. 20 Anyị na-eze ka onye ọbụla ghara ịta anyị ụta nʼihe ọbụla, nʼihi ụzọ anyị si jee ozi gbasara onyinye mgbasapụ aka a. 21 Ọ bụ ọchịchọ anyị ime ihe ọma, ọ bụghị naanị nʼihu Onyenwe anyị, kama nʼihu ndị mmadụ kwa. 22 Ugbu a anyị na-ezitekwara unu nwanna anyị nwoke ọzọ ka o soro ha bịakwute unu, nwanna anyị a bụ onye anyị nwapụtara, onye ọ na-anụ ọkụ nʼobi inyeaka. Ugbu a, o nwekwara ntụkwasị obi dị ukwuu nʼebe unu nọ. 23 Ma banyere Taịtọs, ọ bụ onye otu m nʼọrụ a, bụrụkwa onye mụ na ya na-arụkọ ọrụ nʼetiti unu. Ma banyere ụmụnna anyị ndị ọzọ a, ha bụ ndị na-anọchite anya nzukọ, na ndị na-ewetara Kraịst otuto. 24 Ya mere, gosinụ ha ihe ga-eme ka ha mata na unu hụrụ ha nʼanya. Meekwanụ ka ha mata ihe bụ ịnya isi anyị banyere unu, ka chọọchị niile hụkwa ya.

In Other Versions

2 Corinthians 8 in the ANGEFD

2 Corinthians 8 in the ANTPNG2D

2 Corinthians 8 in the AS21

2 Corinthians 8 in the BAGH

2 Corinthians 8 in the BBPNG

2 Corinthians 8 in the BBT1E

2 Corinthians 8 in the BDS

2 Corinthians 8 in the BEV

2 Corinthians 8 in the BHAD

2 Corinthians 8 in the BIB

2 Corinthians 8 in the BLPT

2 Corinthians 8 in the BNT

2 Corinthians 8 in the BNTABOOT

2 Corinthians 8 in the BNTLV

2 Corinthians 8 in the BOATCB

2 Corinthians 8 in the BOATCB2

2 Corinthians 8 in the BOBCV

2 Corinthians 8 in the BOCNT

2 Corinthians 8 in the BOECS

2 Corinthians 8 in the BOGWICC

2 Corinthians 8 in the BOHCB

2 Corinthians 8 in the BOHCV

2 Corinthians 8 in the BOHLNT

2 Corinthians 8 in the BOHNTLTAL

2 Corinthians 8 in the BOILNTAP

2 Corinthians 8 in the BOITCV

2 Corinthians 8 in the BOKCV

2 Corinthians 8 in the BOKCV2

2 Corinthians 8 in the BOKHWOG

2 Corinthians 8 in the BOKSSV

2 Corinthians 8 in the BOLCB

2 Corinthians 8 in the BOLCB2

2 Corinthians 8 in the BOMCV

2 Corinthians 8 in the BONAV

2 Corinthians 8 in the BONCB

2 Corinthians 8 in the BONLT

2 Corinthians 8 in the BONUT2

2 Corinthians 8 in the BOPLNT

2 Corinthians 8 in the BOSCB

2 Corinthians 8 in the BOSNC

2 Corinthians 8 in the BOTLNT

2 Corinthians 8 in the BOVCB

2 Corinthians 8 in the BOYCB

2 Corinthians 8 in the BPBB

2 Corinthians 8 in the BPH

2 Corinthians 8 in the BSB

2 Corinthians 8 in the CCB

2 Corinthians 8 in the CUV

2 Corinthians 8 in the CUVS

2 Corinthians 8 in the DBT

2 Corinthians 8 in the DGDNT

2 Corinthians 8 in the DHNT

2 Corinthians 8 in the DNT

2 Corinthians 8 in the ELBE

2 Corinthians 8 in the EMTV

2 Corinthians 8 in the ESV

2 Corinthians 8 in the FBV

2 Corinthians 8 in the FEB

2 Corinthians 8 in the GGMNT

2 Corinthians 8 in the GNT

2 Corinthians 8 in the HARY

2 Corinthians 8 in the HNT

2 Corinthians 8 in the IRVA

2 Corinthians 8 in the IRVB

2 Corinthians 8 in the IRVG

2 Corinthians 8 in the IRVH

2 Corinthians 8 in the IRVK

2 Corinthians 8 in the IRVM

2 Corinthians 8 in the IRVM2

2 Corinthians 8 in the IRVO

2 Corinthians 8 in the IRVP

2 Corinthians 8 in the IRVT

2 Corinthians 8 in the IRVT2

2 Corinthians 8 in the IRVU

2 Corinthians 8 in the ISVN

2 Corinthians 8 in the JSNT

2 Corinthians 8 in the KAPI

2 Corinthians 8 in the KBT1ETNIK

2 Corinthians 8 in the KBV

2 Corinthians 8 in the KJV

2 Corinthians 8 in the KNFD

2 Corinthians 8 in the LBA

2 Corinthians 8 in the LBLA

2 Corinthians 8 in the LNT

2 Corinthians 8 in the LSV

2 Corinthians 8 in the MAAL

2 Corinthians 8 in the MBV

2 Corinthians 8 in the MBV2

2 Corinthians 8 in the MHNT

2 Corinthians 8 in the MKNFD

2 Corinthians 8 in the MNG

2 Corinthians 8 in the MNT

2 Corinthians 8 in the MNT2

2 Corinthians 8 in the MRS1T

2 Corinthians 8 in the NAA

2 Corinthians 8 in the NASB

2 Corinthians 8 in the NBLA

2 Corinthians 8 in the NBS

2 Corinthians 8 in the NBVTP

2 Corinthians 8 in the NET2

2 Corinthians 8 in the NIV11

2 Corinthians 8 in the NNT

2 Corinthians 8 in the NNT2

2 Corinthians 8 in the NNT3

2 Corinthians 8 in the PDDPT

2 Corinthians 8 in the PFNT

2 Corinthians 8 in the RMNT

2 Corinthians 8 in the SBIAS

2 Corinthians 8 in the SBIBS

2 Corinthians 8 in the SBIBS2

2 Corinthians 8 in the SBICS

2 Corinthians 8 in the SBIDS

2 Corinthians 8 in the SBIGS

2 Corinthians 8 in the SBIHS

2 Corinthians 8 in the SBIIS

2 Corinthians 8 in the SBIIS2

2 Corinthians 8 in the SBIIS3

2 Corinthians 8 in the SBIKS

2 Corinthians 8 in the SBIKS2

2 Corinthians 8 in the SBIMS

2 Corinthians 8 in the SBIOS

2 Corinthians 8 in the SBIPS

2 Corinthians 8 in the SBISS

2 Corinthians 8 in the SBITS

2 Corinthians 8 in the SBITS2

2 Corinthians 8 in the SBITS3

2 Corinthians 8 in the SBITS4

2 Corinthians 8 in the SBIUS

2 Corinthians 8 in the SBIVS

2 Corinthians 8 in the SBT

2 Corinthians 8 in the SBT1E

2 Corinthians 8 in the SCHL

2 Corinthians 8 in the SNT

2 Corinthians 8 in the SUSU

2 Corinthians 8 in the SUSU2

2 Corinthians 8 in the SYNO

2 Corinthians 8 in the TBIAOTANT

2 Corinthians 8 in the TBT1E

2 Corinthians 8 in the TBT1E2

2 Corinthians 8 in the TFTIP

2 Corinthians 8 in the TFTU

2 Corinthians 8 in the TGNTATF3T

2 Corinthians 8 in the THAI

2 Corinthians 8 in the TNFD

2 Corinthians 8 in the TNT

2 Corinthians 8 in the TNTIK

2 Corinthians 8 in the TNTIL

2 Corinthians 8 in the TNTIN

2 Corinthians 8 in the TNTIP

2 Corinthians 8 in the TNTIZ

2 Corinthians 8 in the TOMA

2 Corinthians 8 in the TTENT

2 Corinthians 8 in the UBG

2 Corinthians 8 in the UGV

2 Corinthians 8 in the UGV2

2 Corinthians 8 in the UGV3

2 Corinthians 8 in the VBL

2 Corinthians 8 in the VDCC

2 Corinthians 8 in the YALU

2 Corinthians 8 in the YAPE

2 Corinthians 8 in the YBVTP

2 Corinthians 8 in the ZBP