2 Samuel 4 (BOICB)

1 Mgbe Ishboshet nwa Sọl nụrụ na Abna anwụọla na Hebrọn. Ọ tụrụ egwu. Ndị Izrel tụkwara egwu hie nne. 2 Nʼoge a, nwa Sọl nwere mmadụ abụọ ndị bụ ndịisi ndị na-aga apụnara ndị mmadụ ihe. Aha otu onye bụ Baana, aha onye nke ọzọ bụ Rekab. Ha abụọ bụ ụmụ Rimọn onye Beerọt, nke dị nʼebo Benjamin. A na-agụ ndị Beerọt dịka ndị Benjamin, 3 nʼihi na ndị Beerọt gbara ọsọ agha gbalaa Gitaim, obodo ndị Benjamin. Ha bikwa nʼebe ahụ ruo taa dịka ndị ọbịa. 4 (Jonatan nwa Sọl nwere otu nwa nwoke dara ngwụrọ nʼụkwụ ya abụọ. Ọ gbara afọ ise mgbe akụkọ banyere Sọl na Jonatan si Jezril bịarute ha. Nwanyị na-eku ya kuuru ya bido ịgbapụ ọsọ, ma dịka ọ na-agba ọsọ, nwantakịrị nwoke ahụ dara nʼala ghọọ onye ngwụrọ. Aha ya bụ Mefiboshet.) 5 Nʼoge a, Rekab na Baana ụmụ Rimọn, onye Beerọt bịaruru nʼụlọ Ishboshet nʼoge ehihie, mgbe ọ nọ na-ezu ike. 6 Ha banyere nʼime ime ụlọ, dịka a ga-asị na ha na-aga iburu ọka wiiti. Mgbe ha banyere nʼebe ahụ, ha mara Ishboshet mma nʼafọ. Emesịa, Rekab na nwanne ya Baana si nʼụlọ ahụ zopu onwe ha. 7 Ha abatala nʼụlọ mgbe Ishboshet dinara nʼelu ihe ndina ya, nʼime ụlọ ndina ya. Mgbe ha machara ya mma, gbuo ya, ha bipụrụ ya isi. Buru isi ya gbalaga. Jee ije abalị ahụ niile gafee ọzara. 8 Ha buuru isi Ishboshet butere Devid na Hebrọn, sị eze, “Taa ka ONYENWE ANYỊ bọọrọ onyenwe m eze ọbọ megide Sọl na mkpụrụ ya. Nke a bụ isi Ishboshet, nwa onye iro gị Sọl, onye chọsịrị ike iwepụ ndụ gị.” 9 Ma Devid zara Rekab na Baana ụmụ Rimọn onye Beerọt okwu sị ha, “Dịka ONYENWE ANYỊ si adị ndụ, onye napụtara m site na nsogbu m niile, 10 mgbe otu onye bịakwutere m gwa m na Sọl anwụọla, na-eche nʼobi ya na o wetaara m oziọma. Egburu m ya na Ziklag, si otu ahụ kwụọ ya ụgwọ oziọma ahụ o chere na ọ wetaara m. 11 Ọ bụladị karịa nke a, mgbe ndị ikom ajọ omume gburu nwoke onye aka ya dị ọcha nʼụlọ ya, nʼelu ihe ndina ya? M ga-ahapụ ịbọtara onye e gburu egbu ọbọ, si otu a kpochapụ unu nʼụwa!” 12 Devid nyere ụmụ okorobịa ya iwu ka ha gbuo mmadụ abụọ ahụ. Ha gbukwara ha. Emesịa, ha bipụrụ aka ha na ụkwụ ha. Were ozu ha kwụba ya nʼakụkụ ọdọ mmiri Hebrọn. Ha wekwaara isi Ishboshet, lie ya nʼili Abna na Hebrọn.

In Other Versions

2 Samuel 4 in the ANGEFD

2 Samuel 4 in the ANTPNG2D

2 Samuel 4 in the AS21

2 Samuel 4 in the BAGH

2 Samuel 4 in the BBPNG

2 Samuel 4 in the BBT1E

2 Samuel 4 in the BDS

2 Samuel 4 in the BEV

2 Samuel 4 in the BHAD

2 Samuel 4 in the BIB

2 Samuel 4 in the BLPT

2 Samuel 4 in the BNT

2 Samuel 4 in the BNTABOOT

2 Samuel 4 in the BNTLV

2 Samuel 4 in the BOATCB

2 Samuel 4 in the BOATCB2

2 Samuel 4 in the BOBCV

2 Samuel 4 in the BOCNT

2 Samuel 4 in the BOECS

2 Samuel 4 in the BOGWICC

2 Samuel 4 in the BOHCB

2 Samuel 4 in the BOHCV

2 Samuel 4 in the BOHLNT

2 Samuel 4 in the BOHNTLTAL

2 Samuel 4 in the BOILNTAP

2 Samuel 4 in the BOITCV

2 Samuel 4 in the BOKCV

2 Samuel 4 in the BOKCV2

2 Samuel 4 in the BOKHWOG

2 Samuel 4 in the BOKSSV

2 Samuel 4 in the BOLCB

2 Samuel 4 in the BOLCB2

2 Samuel 4 in the BOMCV

2 Samuel 4 in the BONAV

2 Samuel 4 in the BONCB

2 Samuel 4 in the BONLT

2 Samuel 4 in the BONUT2

2 Samuel 4 in the BOPLNT

2 Samuel 4 in the BOSCB

2 Samuel 4 in the BOSNC

2 Samuel 4 in the BOTLNT

2 Samuel 4 in the BOVCB

2 Samuel 4 in the BOYCB

2 Samuel 4 in the BPBB

2 Samuel 4 in the BPH

2 Samuel 4 in the BSB

2 Samuel 4 in the CCB

2 Samuel 4 in the CUV

2 Samuel 4 in the CUVS

2 Samuel 4 in the DBT

2 Samuel 4 in the DGDNT

2 Samuel 4 in the DHNT

2 Samuel 4 in the DNT

2 Samuel 4 in the ELBE

2 Samuel 4 in the EMTV

2 Samuel 4 in the ESV

2 Samuel 4 in the FBV

2 Samuel 4 in the FEB

2 Samuel 4 in the GGMNT

2 Samuel 4 in the GNT

2 Samuel 4 in the HARY

2 Samuel 4 in the HNT

2 Samuel 4 in the IRVA

2 Samuel 4 in the IRVB

2 Samuel 4 in the IRVG

2 Samuel 4 in the IRVH

2 Samuel 4 in the IRVK

2 Samuel 4 in the IRVM

2 Samuel 4 in the IRVM2

2 Samuel 4 in the IRVO

2 Samuel 4 in the IRVP

2 Samuel 4 in the IRVT

2 Samuel 4 in the IRVT2

2 Samuel 4 in the IRVU

2 Samuel 4 in the ISVN

2 Samuel 4 in the JSNT

2 Samuel 4 in the KAPI

2 Samuel 4 in the KBT1ETNIK

2 Samuel 4 in the KBV

2 Samuel 4 in the KJV

2 Samuel 4 in the KNFD

2 Samuel 4 in the LBA

2 Samuel 4 in the LBLA

2 Samuel 4 in the LNT

2 Samuel 4 in the LSV

2 Samuel 4 in the MAAL

2 Samuel 4 in the MBV

2 Samuel 4 in the MBV2

2 Samuel 4 in the MHNT

2 Samuel 4 in the MKNFD

2 Samuel 4 in the MNG

2 Samuel 4 in the MNT

2 Samuel 4 in the MNT2

2 Samuel 4 in the MRS1T

2 Samuel 4 in the NAA

2 Samuel 4 in the NASB

2 Samuel 4 in the NBLA

2 Samuel 4 in the NBS

2 Samuel 4 in the NBVTP

2 Samuel 4 in the NET2

2 Samuel 4 in the NIV11

2 Samuel 4 in the NNT

2 Samuel 4 in the NNT2

2 Samuel 4 in the NNT3

2 Samuel 4 in the PDDPT

2 Samuel 4 in the PFNT

2 Samuel 4 in the RMNT

2 Samuel 4 in the SBIAS

2 Samuel 4 in the SBIBS

2 Samuel 4 in the SBIBS2

2 Samuel 4 in the SBICS

2 Samuel 4 in the SBIDS

2 Samuel 4 in the SBIGS

2 Samuel 4 in the SBIHS

2 Samuel 4 in the SBIIS

2 Samuel 4 in the SBIIS2

2 Samuel 4 in the SBIIS3

2 Samuel 4 in the SBIKS

2 Samuel 4 in the SBIKS2

2 Samuel 4 in the SBIMS

2 Samuel 4 in the SBIOS

2 Samuel 4 in the SBIPS

2 Samuel 4 in the SBISS

2 Samuel 4 in the SBITS

2 Samuel 4 in the SBITS2

2 Samuel 4 in the SBITS3

2 Samuel 4 in the SBITS4

2 Samuel 4 in the SBIUS

2 Samuel 4 in the SBIVS

2 Samuel 4 in the SBT

2 Samuel 4 in the SBT1E

2 Samuel 4 in the SCHL

2 Samuel 4 in the SNT

2 Samuel 4 in the SUSU

2 Samuel 4 in the SUSU2

2 Samuel 4 in the SYNO

2 Samuel 4 in the TBIAOTANT

2 Samuel 4 in the TBT1E

2 Samuel 4 in the TBT1E2

2 Samuel 4 in the TFTIP

2 Samuel 4 in the TFTU

2 Samuel 4 in the TGNTATF3T

2 Samuel 4 in the THAI

2 Samuel 4 in the TNFD

2 Samuel 4 in the TNT

2 Samuel 4 in the TNTIK

2 Samuel 4 in the TNTIL

2 Samuel 4 in the TNTIN

2 Samuel 4 in the TNTIP

2 Samuel 4 in the TNTIZ

2 Samuel 4 in the TOMA

2 Samuel 4 in the TTENT

2 Samuel 4 in the UBG

2 Samuel 4 in the UGV

2 Samuel 4 in the UGV2

2 Samuel 4 in the UGV3

2 Samuel 4 in the VBL

2 Samuel 4 in the VDCC

2 Samuel 4 in the YALU

2 Samuel 4 in the YAPE

2 Samuel 4 in the YBVTP

2 Samuel 4 in the ZBP