2 Timothy 3 (BOICB)

1 Ma mara nke a, na nʼoge dị oke egwu ga-adị mgbe ikpeazụ. 2 Nʼihi na ndị mmadụ ga-abụ ndị na-ahụ naanị onwe ha nʼanya, na ndị na-ahụ ego nʼanya. Ha ga-abụ ndị mpako, na ndị na-anya isi, ndị na-ekwujọ ibe ha, ndị na-adịghị asọpụrụ ndị mụrụ ha, maọbụ ikele ha ekele, na ndị na-adịghị ọcha nʼobi ha. 3 Ndị na-enweghị ịhụnanya nʼobi ha, ndị na-enweghị obi mgbaghara, ndị na-agba asịrị, ndị na-emebiga ihe ọjọọ oke, ndị na-eme dị ka anụ ọhịa, na ndị ihe ọma na-adịghị atọ ụtọ. 4 Ndị na-arara ibe ha nye nʼaka ndị iro ha, ndị isiike, ndị onwe ha juru afọ; ndị na-ahụ ihe ụtọ nke ụwa a nʼanya, kama ịhụ Chineke nʼanya. 5 Ha bụ ndị na-ebi ndụ ndị nke Chineke ma ha adịghị egosipụta ike dị na ndụ ahụ. Zere onwe gị nʼebe ndị dị otu a nọ. 6 Ụfọdụ nʼime ha bụ ndị na-abanye nʼime ụlọ ndị mmadụ na-eduhiekwa ụmụ nwanyị na-enweghị uche, ndị ibu mmehie ha na-anyịgbu, na ndị a pụrụ iduhie nʼihi ọtụtụ ihe ọjọọ na-agụ mkpụrụobi ha agụụ. 7 Ndị a na-akụziri ihe oge niile, ma ha apụghị inweta amamihe nke eziokwu. 8 Dị ka Jenas na Jembaras si lụso Mosis ọgụ, otu a ka ndị a na-alụsokwa eziokwu ahụ ọgụ. Ha bụ ndị nwere obi rụrụ arụ, na ndị ndụ ha mere ka ha bụrụ ndị a jụrụ ajụ nʼebe okwukwe anyị dị. 9 Ma ha agaghị aga nʼihu nʼihi na nzuzu ha ga-apụta ihe nʼihu mmadụ niile, dịka nke mmadụ abụọ ahụ. 10 Ma ugbu a, ị maara ihe niile banyere ozizi m, na omume m, na ebumnuche m, na okwukwe m na ntachiobi m, na ịhụnanya m, na ndidi m, 11 na mkpagbu m na ahụhụ niile nke dakwasịrị m nʼAntiọk, na Aikoniọm, na Listra. Ị maara ụdị mkpagbu dị iche iche m gabigara. Ma Onyenwe anyị napụtara m site nʼime ha niile. 12 Nʼezie, ndị niile chọrọ ibi ndụ ịsọpụrụ Chineke nʼime Kraịst Jisọs ga-agabiga mkpagbu. 13 Ma ndị mmadụ ọjọọ na ndị na-ebi ndụ aghụghọ ga-ajọ njọ karịa ka ha dị. Ha ga-eduhie ndị ọzọ, ma bụrụkwa ndị a ga-eduhie. 14 Ma gị onwe gị, nọgidesie ike nʼihe ịmụtara na ihe i kwenyesịrị ike na ya, ebe ị maara onye i si nʼaka ya mụta ha. 15 Ị maara na ọ bụ site nʼoge ị bụ nwantakịrị ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ jiri doo gị anya, nke nwere ike ikuziri gị maka nzọpụta site nʼokwukwe i nwere nʼime Kraịst Jisọs. 16 Ihe niile dị nʼakwụkwọ nsọ bụ ihe si nʼuche Chineke pụta. Ha bara uru maka izi anyị ihe, igosi erughị eru anyị, ịtụziri anyị aka nʼụzọ dị mma, na ịzụ anyị nʼụzọ ezi omume: 17 ka onye nke Chineke zuo oke, dịkwa njikere maka ịrụ ezi ọrụ niile ọbụla.

In Other Versions

2 Timothy 3 in the ANGEFD

2 Timothy 3 in the ANTPNG2D

2 Timothy 3 in the AS21

2 Timothy 3 in the BAGH

2 Timothy 3 in the BBPNG

2 Timothy 3 in the BBT1E

2 Timothy 3 in the BDS

2 Timothy 3 in the BEV

2 Timothy 3 in the BHAD

2 Timothy 3 in the BIB

2 Timothy 3 in the BLPT

2 Timothy 3 in the BNT

2 Timothy 3 in the BNTABOOT

2 Timothy 3 in the BNTLV

2 Timothy 3 in the BOATCB

2 Timothy 3 in the BOATCB2

2 Timothy 3 in the BOBCV

2 Timothy 3 in the BOCNT

2 Timothy 3 in the BOECS

2 Timothy 3 in the BOGWICC

2 Timothy 3 in the BOHCB

2 Timothy 3 in the BOHCV

2 Timothy 3 in the BOHLNT

2 Timothy 3 in the BOHNTLTAL

2 Timothy 3 in the BOILNTAP

2 Timothy 3 in the BOITCV

2 Timothy 3 in the BOKCV

2 Timothy 3 in the BOKCV2

2 Timothy 3 in the BOKHWOG

2 Timothy 3 in the BOKSSV

2 Timothy 3 in the BOLCB

2 Timothy 3 in the BOLCB2

2 Timothy 3 in the BOMCV

2 Timothy 3 in the BONAV

2 Timothy 3 in the BONCB

2 Timothy 3 in the BONLT

2 Timothy 3 in the BONUT2

2 Timothy 3 in the BOPLNT

2 Timothy 3 in the BOSCB

2 Timothy 3 in the BOSNC

2 Timothy 3 in the BOTLNT

2 Timothy 3 in the BOVCB

2 Timothy 3 in the BOYCB

2 Timothy 3 in the BPBB

2 Timothy 3 in the BPH

2 Timothy 3 in the BSB

2 Timothy 3 in the CCB

2 Timothy 3 in the CUV

2 Timothy 3 in the CUVS

2 Timothy 3 in the DBT

2 Timothy 3 in the DGDNT

2 Timothy 3 in the DHNT

2 Timothy 3 in the DNT

2 Timothy 3 in the ELBE

2 Timothy 3 in the EMTV

2 Timothy 3 in the ESV

2 Timothy 3 in the FBV

2 Timothy 3 in the FEB

2 Timothy 3 in the GGMNT

2 Timothy 3 in the GNT

2 Timothy 3 in the HARY

2 Timothy 3 in the HNT

2 Timothy 3 in the IRVA

2 Timothy 3 in the IRVB

2 Timothy 3 in the IRVG

2 Timothy 3 in the IRVH

2 Timothy 3 in the IRVK

2 Timothy 3 in the IRVM

2 Timothy 3 in the IRVM2

2 Timothy 3 in the IRVO

2 Timothy 3 in the IRVP

2 Timothy 3 in the IRVT

2 Timothy 3 in the IRVT2

2 Timothy 3 in the IRVU

2 Timothy 3 in the ISVN

2 Timothy 3 in the JSNT

2 Timothy 3 in the KAPI

2 Timothy 3 in the KBT1ETNIK

2 Timothy 3 in the KBV

2 Timothy 3 in the KJV

2 Timothy 3 in the KNFD

2 Timothy 3 in the LBA

2 Timothy 3 in the LBLA

2 Timothy 3 in the LNT

2 Timothy 3 in the LSV

2 Timothy 3 in the MAAL

2 Timothy 3 in the MBV

2 Timothy 3 in the MBV2

2 Timothy 3 in the MHNT

2 Timothy 3 in the MKNFD

2 Timothy 3 in the MNG

2 Timothy 3 in the MNT

2 Timothy 3 in the MNT2

2 Timothy 3 in the MRS1T

2 Timothy 3 in the NAA

2 Timothy 3 in the NASB

2 Timothy 3 in the NBLA

2 Timothy 3 in the NBS

2 Timothy 3 in the NBVTP

2 Timothy 3 in the NET2

2 Timothy 3 in the NIV11

2 Timothy 3 in the NNT

2 Timothy 3 in the NNT2

2 Timothy 3 in the NNT3

2 Timothy 3 in the PDDPT

2 Timothy 3 in the PFNT

2 Timothy 3 in the RMNT

2 Timothy 3 in the SBIAS

2 Timothy 3 in the SBIBS

2 Timothy 3 in the SBIBS2

2 Timothy 3 in the SBICS

2 Timothy 3 in the SBIDS

2 Timothy 3 in the SBIGS

2 Timothy 3 in the SBIHS

2 Timothy 3 in the SBIIS

2 Timothy 3 in the SBIIS2

2 Timothy 3 in the SBIIS3

2 Timothy 3 in the SBIKS

2 Timothy 3 in the SBIKS2

2 Timothy 3 in the SBIMS

2 Timothy 3 in the SBIOS

2 Timothy 3 in the SBIPS

2 Timothy 3 in the SBISS

2 Timothy 3 in the SBITS

2 Timothy 3 in the SBITS2

2 Timothy 3 in the SBITS3

2 Timothy 3 in the SBITS4

2 Timothy 3 in the SBIUS

2 Timothy 3 in the SBIVS

2 Timothy 3 in the SBT

2 Timothy 3 in the SBT1E

2 Timothy 3 in the SCHL

2 Timothy 3 in the SNT

2 Timothy 3 in the SUSU

2 Timothy 3 in the SUSU2

2 Timothy 3 in the SYNO

2 Timothy 3 in the TBIAOTANT

2 Timothy 3 in the TBT1E

2 Timothy 3 in the TBT1E2

2 Timothy 3 in the TFTIP

2 Timothy 3 in the TFTU

2 Timothy 3 in the TGNTATF3T

2 Timothy 3 in the THAI

2 Timothy 3 in the TNFD

2 Timothy 3 in the TNT

2 Timothy 3 in the TNTIK

2 Timothy 3 in the TNTIL

2 Timothy 3 in the TNTIN

2 Timothy 3 in the TNTIP

2 Timothy 3 in the TNTIZ

2 Timothy 3 in the TOMA

2 Timothy 3 in the TTENT

2 Timothy 3 in the UBG

2 Timothy 3 in the UGV

2 Timothy 3 in the UGV2

2 Timothy 3 in the UGV3

2 Timothy 3 in the VBL

2 Timothy 3 in the VDCC

2 Timothy 3 in the YALU

2 Timothy 3 in the YAPE

2 Timothy 3 in the YBVTP

2 Timothy 3 in the ZBP