Amos 6 (BOICB)
1 Ahụhụ dịrị ndị ahụ na-enweghị nsogbu nʼime Zayọn,na ndị ahụ na-ebi nʼizuoke nʼugwu Sameria,bụ ndị a maara aha ha na isi mba nke mba niile,ndị agbụrụ Izrel niile na-abịakwute. 2 Gaanụ Kalne, ka unu lee ya anya,site nʼebe ahụ unu jeruo Hamat, obodo ukwu ahụ,mgbe ahụ unu gbada jeruokwa Gat nke dị na FilistiaHa ọ kacha alaeze abụọ unu mma?Ka ala ha ọ karịrị ndị nke unu? 3 Unu na-ewezuga ụbọchị ọjọọ ahụma na-eme ka ụbọchị ihe ike bịa ngwangwa. 4 Azịgba unu ndị na-edina nʼelu akwa ọdụ enyi,na-agbatị onwe ha nʼelu ihe ndina ha,na-erikwa anụ ụmụ atụrụ dị mmana ụmụ ehi e mere ka ha gbaa abụba. 5 Ndị na-abụ abụ nke na-abaghị nʼụda ụbọ akwara,ma were aka ha rụọra onwe ha ngwa egwu dịka Devid mere. 6 Unu na-aṅụ mmanya site nʼọba;na-ete mmanụ makarịsịrị mma,ma ịla nʼiyi nke Josef adịghị ewute ha. 7 Nʼihi ya, unu ga-abụ ndị a ga-ebu ụzọ mee ka ha jee biri nʼala ndị ọzọ.Na mberede, oke oriri unu na idina ala setịa onwe unu ga-akwụsị. 8 Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ewerela onwe ya ṅụọ iyi, ONYENWE ANYỊ Chineke Onye pụrụ ime ihe niile ekwupụtala sị,“Ihe arụ ka mfụli elu nke Jekọb bụrụ m;ana m akpọkwa ebe ya niile e wusiri ike asị.Nʼihi ya, aghaghị m iwere obodo ana ihe niile dị ya nʼime nyefee nʼaka ndị ọzọ.” 9 Ma ọ bụrụ na mmadụ iri afọdụ nʼime otu ụlọ, ha niile aghaghị ịnwụ. 10 Ma ọ bụrụ na nwanna, bụ onye nke na-aga ịkpọ anụ ahụ ndị a ọkụ, abata ibupụ ha nʼezi, ọ jụọ otu onye nọ nʼime ime ụlọ ahụ sị, “O nwere onye ọzọ gị na ya nọ?” Onye ahụ zaa, “Ọ dịghị,” mgbe ahụ nwanna ahụ ga-asị, “Nọọ jụụ. Anyị agaghị akpọ aha ONYENWE ANYỊ.” 11 Nʼihi na lee, ONYENWE ANYỊ e nyela iwu.Ọ ghaghị itikpọsị ụlọ ukwu ndị ahụ,tiriekwa ụlọ nta ndị ahụ niile. 12 Ịnyịnya ọ na-agba ọsọ nʼelu nkume?Mmadụ ọ na-eji ehi abụọ e jikọtara ọnụ akọ elu osimiri?Ma unu atụgharịala ikpe ziri ezi mee ya ka ọ ghọọ nsi,mkpụrụ nke ezi omume ka unu mekwara ka ọ ghọọ ihe ilu. 13 Unu ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na unu meriri obodo Lo Deba,ndị na-asị, “Ọ bụghị site nʼike aka anyị ka anyị nwetakwara Kanaịm?” 14 “Ma lee, aghaghị m ime ka otu mba bilie imegide unu, ụlọ Izrel,”otu a ka ONYENWE ANYỊ Chineke Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri ya.“Ha ga-emekpa unu ahụ site nʼụzọ niilesite na Lebo Hamat ruo ndagwurugwu Araba.”
In Other Versions
Amos 6 in the ANGEFD
Amos 6 in the ANTPNG2D
Amos 6 in the AS21
Amos 6 in the BAGH
Amos 6 in the BBPNG
Amos 6 in the BBT1E
Amos 6 in the BDS
Amos 6 in the BEV
Amos 6 in the BHAD
Amos 6 in the BIB
Amos 6 in the BLPT
Amos 6 in the BNT
Amos 6 in the BNTABOOT
Amos 6 in the BNTLV
Amos 6 in the BOATCB
Amos 6 in the BOATCB2
Amos 6 in the BOBCV
Amos 6 in the BOCNT
Amos 6 in the BOECS
Amos 6 in the BOGWICC
Amos 6 in the BOHCB
Amos 6 in the BOHCV
Amos 6 in the BOHLNT
Amos 6 in the BOHNTLTAL
Amos 6 in the BOILNTAP
Amos 6 in the BOITCV
Amos 6 in the BOKCV
Amos 6 in the BOKCV2
Amos 6 in the BOKHWOG
Amos 6 in the BOKSSV
Amos 6 in the BOLCB
Amos 6 in the BOLCB2
Amos 6 in the BOMCV
Amos 6 in the BONAV
Amos 6 in the BONCB
Amos 6 in the BONLT
Amos 6 in the BONUT2
Amos 6 in the BOPLNT
Amos 6 in the BOSCB
Amos 6 in the BOSNC
Amos 6 in the BOTLNT
Amos 6 in the BOVCB
Amos 6 in the BOYCB
Amos 6 in the BPBB
Amos 6 in the BPH
Amos 6 in the BSB
Amos 6 in the CCB
Amos 6 in the CUV
Amos 6 in the CUVS
Amos 6 in the DBT
Amos 6 in the DGDNT
Amos 6 in the DHNT
Amos 6 in the DNT
Amos 6 in the ELBE
Amos 6 in the EMTV
Amos 6 in the ESV
Amos 6 in the FBV
Amos 6 in the FEB
Amos 6 in the GGMNT
Amos 6 in the GNT
Amos 6 in the HARY
Amos 6 in the HNT
Amos 6 in the IRVA
Amos 6 in the IRVB
Amos 6 in the IRVG
Amos 6 in the IRVH
Amos 6 in the IRVK
Amos 6 in the IRVM
Amos 6 in the IRVM2
Amos 6 in the IRVO
Amos 6 in the IRVP
Amos 6 in the IRVT
Amos 6 in the IRVT2
Amos 6 in the IRVU
Amos 6 in the ISVN
Amos 6 in the JSNT
Amos 6 in the KAPI
Amos 6 in the KBT1ETNIK
Amos 6 in the KBV
Amos 6 in the KJV
Amos 6 in the KNFD
Amos 6 in the LBA
Amos 6 in the LBLA
Amos 6 in the LNT
Amos 6 in the LSV
Amos 6 in the MAAL
Amos 6 in the MBV
Amos 6 in the MBV2
Amos 6 in the MHNT
Amos 6 in the MKNFD
Amos 6 in the MNG
Amos 6 in the MNT
Amos 6 in the MNT2
Amos 6 in the MRS1T
Amos 6 in the NAA
Amos 6 in the NASB
Amos 6 in the NBLA
Amos 6 in the NBS
Amos 6 in the NBVTP
Amos 6 in the NET2
Amos 6 in the NIV11
Amos 6 in the NNT
Amos 6 in the NNT2
Amos 6 in the NNT3
Amos 6 in the PDDPT
Amos 6 in the PFNT
Amos 6 in the RMNT
Amos 6 in the SBIAS
Amos 6 in the SBIBS
Amos 6 in the SBIBS2
Amos 6 in the SBICS
Amos 6 in the SBIDS
Amos 6 in the SBIGS
Amos 6 in the SBIHS
Amos 6 in the SBIIS
Amos 6 in the SBIIS2
Amos 6 in the SBIIS3
Amos 6 in the SBIKS
Amos 6 in the SBIKS2
Amos 6 in the SBIMS
Amos 6 in the SBIOS
Amos 6 in the SBIPS
Amos 6 in the SBISS
Amos 6 in the SBITS
Amos 6 in the SBITS2
Amos 6 in the SBITS3
Amos 6 in the SBITS4
Amos 6 in the SBIUS
Amos 6 in the SBIVS
Amos 6 in the SBT
Amos 6 in the SBT1E
Amos 6 in the SCHL
Amos 6 in the SNT
Amos 6 in the SUSU
Amos 6 in the SUSU2
Amos 6 in the SYNO
Amos 6 in the TBIAOTANT
Amos 6 in the TBT1E
Amos 6 in the TBT1E2
Amos 6 in the TFTIP
Amos 6 in the TFTU
Amos 6 in the TGNTATF3T
Amos 6 in the THAI
Amos 6 in the TNFD
Amos 6 in the TNT
Amos 6 in the TNTIK
Amos 6 in the TNTIL
Amos 6 in the TNTIN
Amos 6 in the TNTIP
Amos 6 in the TNTIZ
Amos 6 in the TOMA
Amos 6 in the TTENT
Amos 6 in the UBG
Amos 6 in the UGV
Amos 6 in the UGV2
Amos 6 in the UGV3
Amos 6 in the VBL
Amos 6 in the VDCC
Amos 6 in the YALU
Amos 6 in the YAPE
Amos 6 in the YBVTP
Amos 6 in the ZBP