Ecclesiastes 3 (BOICB)
1 Ihe ọbụla nwere oge;mgbe dịkwara ihe ọbụla a na-eme eme nʼeluigwe. 2 Oge ịmụ nwa na oge ịnwụ anwụ,oge ịkụ ihe na oge ihopu, 3 oge igbu egbu; na oge ịgwọ ọrịa,oge itikpọ na oge iwuzi ewuzi, 4 oge ịkwa akwa, na oge ịchị ọchị,oge iru ụjụ na oge ite egwu, 5 oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume,oge ịbakụ na oge ịkwụsị ịbakụ, 6 oge ịchọ ihe, na oge ntufu,oge ịchịkọba, na oge ichifusi, 7 oge ndọwasị, na oge ndụkọta,oge ịgba nkịtị, na oge ikwu okwu, 8 oge ịhụnanya na oge ịkpọ asị,oge ibu agha, na oge ime udo. 9 Gịnị bụ nnọọ ihe mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile nke nʼọrụ niile ọ na-arụ? 10 Ahụla m ibu arọ nke Chineke bokwasịrị ndị mmadụ e kere eke. 11 O meela ka ihe niile maa mma nʼoge nke ya. O tinyekwala ebighị ebi nʼime obi ndị mmadụ; ma o nweghị ka mmadụ ghọta ọrụ Chineke site na mmalite ruo nʼọgwụgwụ. 12 Nʼihi ya, ekpebiri m na ihe dịịrị mmadụ ịchọ bụ obi ụtọ na inwe aṅụrị na ndụ ya niile. 13 Ihe ọzọ bụ ka mmadụ rie, ṅụọ, ma nwee afọ ojuju na ndọgbu niile ọ na-adọgbu onwe ya, nʼihi na ha bụ onyinye si nʼaka Chineke. 14 Amaara m na ihe niile Chineke mere na-adịgidekwa. O nweghị ihe apụrụ itinye na ya, o nweghịkwa ihe apụrụ iwepụkwa site na ya. Chineke na-eme nke a ka ndị mmadụ tụọ egwu ya. 15 Ihe ọbụla dị ugbu a, adịlarị na mgbe ochie,ihe ọbụla gaje ịdị dịlarị na mbụ.Chineke na-eme ka ihe niile mere na mgbe gara aga megharịakwa ọzọ. 16 Ọzọkwa, achọpụtara m otu ihe nʼokpuru anyanwụ,na ọnọdụ ezi ikpe naanị mmebi iwu jupụtara,nʼebe e kwesiri inwe ikpe ziri ezi ị ga-achọpụta na ihe ọjọọ dịkwa ya. 17 A gwara m onwe m,“Chineke ga-ekpe,ndị ezi omume na ndị ajọ omume ikpe,nʼihi na a ga-enwe oge maka ihe ọbụla a na-eme eme,oge dịkwa maka ikpe ọrụ niile nke mmadụ ikpe.” 18 Echere m nʼobi sị, “Ebe mmadụ nọ, Chineke na-anwale ya, ka mmadụ mata na ha dị ka anụmanụ. 19 Nʼihi na ihe na-eche mmadụ na anụmanụ bụ otu. Ha abụọ na-eku ume, ha abụọ na-anwụkwa anwụ. Ọ dịghị ihe mmadụ ji karịa anụmanụ. Ihe niile bụ ihe efu. 20 Ha niile na-alaghachi nʼotu ebe; ọ bụ nʼaja ka ha si pụta, ebe ahụ kwa ka ha ga-alaghachi. 21 Onye pụrụ iguzo gbaa akaebe na mmụọ mmadụ na-ala nʼelu ma nke anụmanụ na-ala nʼaja?” 22 Nʼihi ya, ahụrụ m na ọ dịghị ihe ọzọ ụmụ mmadụ kwesiri ime karịakwa inwe ọṅụ nʼọrụ ha, nʼihi na nke ahụ bụ oke ha nʼebe a. Onye ga-eme ka ha bịaghachi hụ ihe ga-eme nʼazụ ha?
In Other Versions
Ecclesiastes 3 in the ANGEFD
Ecclesiastes 3 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 3 in the AS21
Ecclesiastes 3 in the BAGH
Ecclesiastes 3 in the BBPNG
Ecclesiastes 3 in the BBT1E
Ecclesiastes 3 in the BDS
Ecclesiastes 3 in the BEV
Ecclesiastes 3 in the BHAD
Ecclesiastes 3 in the BIB
Ecclesiastes 3 in the BLPT
Ecclesiastes 3 in the BNT
Ecclesiastes 3 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 3 in the BNTLV
Ecclesiastes 3 in the BOATCB
Ecclesiastes 3 in the BOATCB2
Ecclesiastes 3 in the BOBCV
Ecclesiastes 3 in the BOCNT
Ecclesiastes 3 in the BOECS
Ecclesiastes 3 in the BOGWICC
Ecclesiastes 3 in the BOHCB
Ecclesiastes 3 in the BOHCV
Ecclesiastes 3 in the BOHLNT
Ecclesiastes 3 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 3 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 3 in the BOITCV
Ecclesiastes 3 in the BOKCV
Ecclesiastes 3 in the BOKCV2
Ecclesiastes 3 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 3 in the BOKSSV
Ecclesiastes 3 in the BOLCB
Ecclesiastes 3 in the BOLCB2
Ecclesiastes 3 in the BOMCV
Ecclesiastes 3 in the BONAV
Ecclesiastes 3 in the BONCB
Ecclesiastes 3 in the BONLT
Ecclesiastes 3 in the BONUT2
Ecclesiastes 3 in the BOPLNT
Ecclesiastes 3 in the BOSCB
Ecclesiastes 3 in the BOSNC
Ecclesiastes 3 in the BOTLNT
Ecclesiastes 3 in the BOVCB
Ecclesiastes 3 in the BOYCB
Ecclesiastes 3 in the BPBB
Ecclesiastes 3 in the BPH
Ecclesiastes 3 in the BSB
Ecclesiastes 3 in the CCB
Ecclesiastes 3 in the CUV
Ecclesiastes 3 in the CUVS
Ecclesiastes 3 in the DBT
Ecclesiastes 3 in the DGDNT
Ecclesiastes 3 in the DHNT
Ecclesiastes 3 in the DNT
Ecclesiastes 3 in the ELBE
Ecclesiastes 3 in the EMTV
Ecclesiastes 3 in the ESV
Ecclesiastes 3 in the FBV
Ecclesiastes 3 in the FEB
Ecclesiastes 3 in the GGMNT
Ecclesiastes 3 in the GNT
Ecclesiastes 3 in the HARY
Ecclesiastes 3 in the HNT
Ecclesiastes 3 in the IRVA
Ecclesiastes 3 in the IRVB
Ecclesiastes 3 in the IRVG
Ecclesiastes 3 in the IRVH
Ecclesiastes 3 in the IRVK
Ecclesiastes 3 in the IRVM
Ecclesiastes 3 in the IRVM2
Ecclesiastes 3 in the IRVO
Ecclesiastes 3 in the IRVP
Ecclesiastes 3 in the IRVT
Ecclesiastes 3 in the IRVT2
Ecclesiastes 3 in the IRVU
Ecclesiastes 3 in the ISVN
Ecclesiastes 3 in the JSNT
Ecclesiastes 3 in the KAPI
Ecclesiastes 3 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 3 in the KBV
Ecclesiastes 3 in the KJV
Ecclesiastes 3 in the KNFD
Ecclesiastes 3 in the LBA
Ecclesiastes 3 in the LBLA
Ecclesiastes 3 in the LNT
Ecclesiastes 3 in the LSV
Ecclesiastes 3 in the MAAL
Ecclesiastes 3 in the MBV
Ecclesiastes 3 in the MBV2
Ecclesiastes 3 in the MHNT
Ecclesiastes 3 in the MKNFD
Ecclesiastes 3 in the MNG
Ecclesiastes 3 in the MNT
Ecclesiastes 3 in the MNT2
Ecclesiastes 3 in the MRS1T
Ecclesiastes 3 in the NAA
Ecclesiastes 3 in the NASB
Ecclesiastes 3 in the NBLA
Ecclesiastes 3 in the NBS
Ecclesiastes 3 in the NBVTP
Ecclesiastes 3 in the NET2
Ecclesiastes 3 in the NIV11
Ecclesiastes 3 in the NNT
Ecclesiastes 3 in the NNT2
Ecclesiastes 3 in the NNT3
Ecclesiastes 3 in the PDDPT
Ecclesiastes 3 in the PFNT
Ecclesiastes 3 in the RMNT
Ecclesiastes 3 in the SBIAS
Ecclesiastes 3 in the SBIBS
Ecclesiastes 3 in the SBIBS2
Ecclesiastes 3 in the SBICS
Ecclesiastes 3 in the SBIDS
Ecclesiastes 3 in the SBIGS
Ecclesiastes 3 in the SBIHS
Ecclesiastes 3 in the SBIIS
Ecclesiastes 3 in the SBIIS2
Ecclesiastes 3 in the SBIIS3
Ecclesiastes 3 in the SBIKS
Ecclesiastes 3 in the SBIKS2
Ecclesiastes 3 in the SBIMS
Ecclesiastes 3 in the SBIOS
Ecclesiastes 3 in the SBIPS
Ecclesiastes 3 in the SBISS
Ecclesiastes 3 in the SBITS
Ecclesiastes 3 in the SBITS2
Ecclesiastes 3 in the SBITS3
Ecclesiastes 3 in the SBITS4
Ecclesiastes 3 in the SBIUS
Ecclesiastes 3 in the SBIVS
Ecclesiastes 3 in the SBT
Ecclesiastes 3 in the SBT1E
Ecclesiastes 3 in the SCHL
Ecclesiastes 3 in the SNT
Ecclesiastes 3 in the SUSU
Ecclesiastes 3 in the SUSU2
Ecclesiastes 3 in the SYNO
Ecclesiastes 3 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 3 in the TBT1E
Ecclesiastes 3 in the TBT1E2
Ecclesiastes 3 in the TFTIP
Ecclesiastes 3 in the TFTU
Ecclesiastes 3 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 3 in the THAI
Ecclesiastes 3 in the TNFD
Ecclesiastes 3 in the TNT
Ecclesiastes 3 in the TNTIK
Ecclesiastes 3 in the TNTIL
Ecclesiastes 3 in the TNTIN
Ecclesiastes 3 in the TNTIP
Ecclesiastes 3 in the TNTIZ
Ecclesiastes 3 in the TOMA
Ecclesiastes 3 in the TTENT
Ecclesiastes 3 in the UBG
Ecclesiastes 3 in the UGV
Ecclesiastes 3 in the UGV2
Ecclesiastes 3 in the UGV3
Ecclesiastes 3 in the VBL
Ecclesiastes 3 in the VDCC
Ecclesiastes 3 in the YALU
Ecclesiastes 3 in the YAPE
Ecclesiastes 3 in the YBVTP
Ecclesiastes 3 in the ZBP