Esther 5 (BOICB)
1 Nʼabalị nke atọ ya, Esta yiri uwe eze nwanyị ya, guzo nʼime ime ogige ụlọeze, nke chere ihu nʼụlọ nzukọ ukwu dị nʼụlọeze, ebe eze nọdụ nʼocheeze ya chee ihu nʼọnụ ụzọ. 2 Mgbe ọ hụrụ Esta bụ nwunye eze ka o na-eguzo nʼogige ahụ, ihe ya masịrị ya, ọ nabatakwara ya site na ị setịpụrụ ya mkpara ọlaedo nke dị nʼaka ya. Ya mere, Esta bịaruru nso metụkwa isi mkpara ọlaedo ahụ aka. 3 Eze jụrụ ya sị, “Gịnị ka ị chọrọ, eze nwanyị Esta? Gịnị bụ mkpa gị? Aga m emere gị ya, ọ bụladị ma ọ bụrụ inye gị otu ọkara alaeze m.” 4 Esta zara sị, “Ọ bụrụ na ọ masịrị eze, achọrọ m ka gị na Heman bịa rie oriri m kwadooro unu taa.” 5 Eze tụgharịrị gwa ndị ozi ya sị, “Gwanụ Heman ka o mee ngwangwa bịa ka anyị gaa mee ihe Esta rịọrọ.”Emesịa, eze na Heman bịara nʼoriri Esta. 6 Mgbe ha na-aṅụ mmanya, eze sịrị Esta, “Ugbu a, gwa m ihe ị chọrọ, aga m enye gị ya, ọ bụladị ma ọ bụrụ otu ọkara alaeze m.” 7 Esta zara sị, “Arịrịọ m na mkpa m bụ nke a, 8 ọ bụrụ na m ahụtala amara nʼihu eze nʼezie, ọ bụrụkwa na ọ masịrị eze imere m ihe m na-arịọ, na ime ihe m na-achọ, ka ya na Heman sorokwa bịa echi nʼoriri ọzọ m ga-akwado. Echi ka m ga-akọkwara gị ihe niile.” 9 Heman hapụrụ ebe oriri ahụ nʼoke obi ụtọ. Ma mgbe ọ hụrụ Mọdekai nʼọnụ ụzọ ama eze, hụkwa na o bilighị maọbụ maa jijiji nʼihu ya, iwe were ya nke ukwuu. 10 Nʼagbanyeghị nke a, Heman jisiri onwe ya ike, laa nʼụlọ ya.Ọ kpọkọtara ndị enyi ya niile na Zeresh, nwunye ya, 11 ọ nyara ha isi nʼihi oke akụnụba ya, na ọtụtụ ụmụ ndị ikom ya, nʼụzọ niile nke eze si nye ya nsọpụrụ ma bulikwaa ya elu karịa ndị ọzọ ọkwa ha dị elu na ndị ọrụ eze niile. 12 Heman kwukwara sị, “Nke a abụghị dị okwu, ọ bụ naanị mụ ka Esta nwunye eze, kpọrọ ka m soro eze bịa nʼoriri nke ọ kwadooro. Echi ka ọ kpọrọ m ka m soro eze bịa. 13 Ma ihe ndị a niile bụ ihe efu mgbe ọbụla m na-ahụ Mọdekai onye Juu ahụ ka ọ na-anọdụ ala nʼọnụ ụzọ ama ụlọeze.” 14 Mgbe ahụ, Zeresh nwunye ya na ndị enyi ya niile, dụrụ ya ọdụ sị ya, “Ihe ị ga-eme bụ nke a: Kwadoo osisi e ji akwụgbu mmadụ, nke ịdị elu ya ga-adị iri mita abụọ na atọ. Nʼụtụtụ echi, rịọ eze ka o nye gị ike ịkwụgbu Mọdekai nʼelu ya. Mgbe e mere nke a, ọṅụ gị ga-ezukwa oke, mgbe ị ga-esorokwa eze gaa rie oriri a kpọrọ unu.” Okwu a masịrị Heman nke ukwuu. O nyere iwu ka a kwadoo osisi ahụ ngwangwa.
In Other Versions
Esther 5 in the ANGEFD
Esther 5 in the ANTPNG2D
Esther 5 in the AS21
Esther 5 in the BAGH
Esther 5 in the BBPNG
Esther 5 in the BBT1E
Esther 5 in the BDS
Esther 5 in the BEV
Esther 5 in the BHAD
Esther 5 in the BIB
Esther 5 in the BLPT
Esther 5 in the BNT
Esther 5 in the BNTABOOT
Esther 5 in the BNTLV
Esther 5 in the BOATCB
Esther 5 in the BOATCB2
Esther 5 in the BOBCV
Esther 5 in the BOCNT
Esther 5 in the BOECS
Esther 5 in the BOGWICC
Esther 5 in the BOHCB
Esther 5 in the BOHCV
Esther 5 in the BOHLNT
Esther 5 in the BOHNTLTAL
Esther 5 in the BOILNTAP
Esther 5 in the BOITCV
Esther 5 in the BOKCV
Esther 5 in the BOKCV2
Esther 5 in the BOKHWOG
Esther 5 in the BOKSSV
Esther 5 in the BOLCB
Esther 5 in the BOLCB2
Esther 5 in the BOMCV
Esther 5 in the BONAV
Esther 5 in the BONCB
Esther 5 in the BONLT
Esther 5 in the BONUT2
Esther 5 in the BOPLNT
Esther 5 in the BOSCB
Esther 5 in the BOSNC
Esther 5 in the BOTLNT
Esther 5 in the BOVCB
Esther 5 in the BOYCB
Esther 5 in the BPBB
Esther 5 in the BPH
Esther 5 in the BSB
Esther 5 in the CCB
Esther 5 in the CUV
Esther 5 in the CUVS
Esther 5 in the DBT
Esther 5 in the DGDNT
Esther 5 in the DHNT
Esther 5 in the DNT
Esther 5 in the ELBE
Esther 5 in the EMTV
Esther 5 in the ESV
Esther 5 in the FBV
Esther 5 in the FEB
Esther 5 in the GGMNT
Esther 5 in the GNT
Esther 5 in the HARY
Esther 5 in the HNT
Esther 5 in the IRVA
Esther 5 in the IRVB
Esther 5 in the IRVG
Esther 5 in the IRVH
Esther 5 in the IRVK
Esther 5 in the IRVM
Esther 5 in the IRVM2
Esther 5 in the IRVO
Esther 5 in the IRVP
Esther 5 in the IRVT
Esther 5 in the IRVT2
Esther 5 in the IRVU
Esther 5 in the ISVN
Esther 5 in the JSNT
Esther 5 in the KAPI
Esther 5 in the KBT1ETNIK
Esther 5 in the KBV
Esther 5 in the KJV
Esther 5 in the KNFD
Esther 5 in the LBA
Esther 5 in the LBLA
Esther 5 in the LNT
Esther 5 in the LSV
Esther 5 in the MAAL
Esther 5 in the MBV
Esther 5 in the MBV2
Esther 5 in the MHNT
Esther 5 in the MKNFD
Esther 5 in the MNG
Esther 5 in the MNT
Esther 5 in the MNT2
Esther 5 in the MRS1T
Esther 5 in the NAA
Esther 5 in the NASB
Esther 5 in the NBLA
Esther 5 in the NBS
Esther 5 in the NBVTP
Esther 5 in the NET2
Esther 5 in the NIV11
Esther 5 in the NNT
Esther 5 in the NNT2
Esther 5 in the NNT3
Esther 5 in the PDDPT
Esther 5 in the PFNT
Esther 5 in the RMNT
Esther 5 in the SBIAS
Esther 5 in the SBIBS
Esther 5 in the SBIBS2
Esther 5 in the SBICS
Esther 5 in the SBIDS
Esther 5 in the SBIGS
Esther 5 in the SBIHS
Esther 5 in the SBIIS
Esther 5 in the SBIIS2
Esther 5 in the SBIIS3
Esther 5 in the SBIKS
Esther 5 in the SBIKS2
Esther 5 in the SBIMS
Esther 5 in the SBIOS
Esther 5 in the SBIPS
Esther 5 in the SBISS
Esther 5 in the SBITS
Esther 5 in the SBITS2
Esther 5 in the SBITS3
Esther 5 in the SBITS4
Esther 5 in the SBIUS
Esther 5 in the SBIVS
Esther 5 in the SBT
Esther 5 in the SBT1E
Esther 5 in the SCHL
Esther 5 in the SNT
Esther 5 in the SUSU
Esther 5 in the SUSU2
Esther 5 in the SYNO
Esther 5 in the TBIAOTANT
Esther 5 in the TBT1E
Esther 5 in the TBT1E2
Esther 5 in the TFTIP
Esther 5 in the TFTU
Esther 5 in the TGNTATF3T
Esther 5 in the THAI
Esther 5 in the TNFD
Esther 5 in the TNT
Esther 5 in the TNTIK
Esther 5 in the TNTIL
Esther 5 in the TNTIN
Esther 5 in the TNTIP
Esther 5 in the TNTIZ
Esther 5 in the TOMA
Esther 5 in the TTENT
Esther 5 in the UBG
Esther 5 in the UGV
Esther 5 in the UGV2
Esther 5 in the UGV3
Esther 5 in the VBL
Esther 5 in the VDCC
Esther 5 in the YALU
Esther 5 in the YAPE
Esther 5 in the YBVTP
Esther 5 in the ZBP