Genesis 8 (BOICB)
1 Ma Chineke chetara Noa na ụmụ anụ ọhịa niile, na ụmụ anụ ụlọ niile so ya nọdụ nʼụgbọ mmiri ahụ. O zitere ifufe, mee ka o fee nʼelu mmiri ahụ ime ka mmiri ahụ bido ịta. 2 A kpọchiri isi iyi mmiri niile dị nʼime ime ala, kpọchiekwa ọnụ ụzọ mmiri ozuzo nke mbara eluigwe. Mmiri kwụsịrị isi na mbara eluigwe na-ezokwasị ụwa. 3 Mmiri ahụ dị nʼụwa ji nwayọọ na-ata. Mgbe narị ụbọchị na iri ụbọchị ise gafesịrị, mmiri ahụ atalatala. 4 Nʼụbọchị iri na asaa nke ọnwa asaa, ụgbọ mmiri ahụ gara nọkwasị nʼelu ugwu Ararat. 5 Mmiri a gara nʼihu na-ata ruo ọnwa nke iri. Nʼụbọchị nke mbụ nke ọnwa iri, e bidoro ịhụ elu ugwu ndị ọzọ anya. 6 Mgbe iri ụbọchị anọ gafere, Noa meghere oghereikuku ọ rụnyere nʼakụkụ ụgbọ mmiri ahụ, 7 site nʼebe ahụ zipụ otu ugolọma nke na-efepụ na-efebatakwa, tutu ruo mgbe mmiri kọrọ nʼelu ala. 8 Emesịa, o zipụrụ otu nduru iji mata ma mmiri ọ kọọla nʼala, 9 ma nduru ahụ achọtaghị ebe o nwere ike ibe, nʼihi na mmiri ka tojuru elu ụwa niile. Nʼihi ya, nduru ahụ lọghachikwutere Noa nʼime ụgbọ ahụ. Noa setịpụrụ aka ya nwụbata nduru ahụ nʼụgbọ. 10 Mgbe abalị asaa gafere, Noa zipụrụ nduru ahụ ọzọ 11 Nʼoge anyasị, nduru a lọghachiri. Ọ kpụ akwụkwọ oliv ọhụrụ ọ kụbitere nʼọnụ ya. Nke a gosiri Noa na mmiri ahụ ataala nʼelu ala. 12 Mgbe abalị asaa gafere, Noa zipụkwara nduru ahụ ọzọ. Ma nʼoge a, ọ lọtakwaghị ọzọ. 13 Nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ nʼafọ narị isii na otu nke ndụ Noa, mmiri ahụ atachaala nʼelu ala. Mgbe ahụ, Noa kpughepụrụ ihe mkpuchi nke ụgbọ mmiri ahụ, hụ na mmiri atachaala nʼelu ala. 14 Ma ọ bụ nʼụbọchị iri abụọ na asaa nke ọnwa abụọ ka mmiri ji takọrọchaa nʼelu ala. 15 Mgbe ahụ, Chineke gwara Noa okwu sị ya, 16 “Site nʼụgbọ mmiri pụta, gị na nwunye gị, na ụmụ gị ndị ikom, na ndị nwunye ụmụ gị ndị ikom. 17 Kpọpụta anụ niile dị ndụ nke gị na ha nọ, anụ ufe, na ụmụ anụmanụ, na ihe e kere eke niile na-akpụgharị nʼala, ka ha gaa nʼụwa mụọ ọmụmụ, baa ụba, jupụta nʼelu ya.” 18 Ya mere, Noa si nʼụgbọ mmiri ahụ pụta, ya na ụmụ ya, na nwunye ya, na ndị nwunye ụmụ ya. 19 Ma anụmanụ niile ọbụla nke dị ndụ, na ihe niile na-akpụgharị nʼala, na anụ ufe niile, ihe niile na-ejegharị nʼụwa, ka ụdị ha si dị, sitere nʼụgbọ mmiri ahụ pụta. 20 Mgbe ahụ, Noa wuru ebe ịchụ aja nye ONYENWE ANYỊ. Ọ họọrọ site nʼanụ ụlọ ndị dị ọcha na anụ ufe ndị dị ọcha chụọ aja nsure ọkụ. 21 ONYENWE ANYỊ nụrụ isisi ụtọ nke aja nsure ọkụ ahụ kwuo nʼobi ya sị, “Agaghị m abụ ala ọnụ ọzọ nʼihi mmadụ, ebe ọ bụ na izuzu obi mmadụ bụ ime ihe ọjọọ site na mgbe ọ bụ nwata, agakwaghị m ala ihe niile e kere eke na-eku ume ndụ iyi ọzọ, dịka m mere. 22 “Ogologo oge niile ụwa ga-anọgide,oge ịkụ mkpụrụ na oge iwe ihe ubi,oge oyi na oge okpomọkụ,ọkọchị na udu mmiri,ehihie na abalị,agaghị ebi.”
In Other Versions
Genesis 8 in the ANGEFD
Genesis 8 in the ANTPNG2D
Genesis 8 in the AS21
Genesis 8 in the BAGH
Genesis 8 in the BBPNG
Genesis 8 in the BBT1E
Genesis 8 in the BDS
Genesis 8 in the BEV
Genesis 8 in the BHAD
Genesis 8 in the BIB
Genesis 8 in the BLPT
Genesis 8 in the BNT
Genesis 8 in the BNTABOOT
Genesis 8 in the BNTLV
Genesis 8 in the BOATCB
Genesis 8 in the BOATCB2
Genesis 8 in the BOBCV
Genesis 8 in the BOCNT
Genesis 8 in the BOECS
Genesis 8 in the BOGWICC
Genesis 8 in the BOHCB
Genesis 8 in the BOHCV
Genesis 8 in the BOHLNT
Genesis 8 in the BOHNTLTAL
Genesis 8 in the BOILNTAP
Genesis 8 in the BOITCV
Genesis 8 in the BOKCV
Genesis 8 in the BOKCV2
Genesis 8 in the BOKHWOG
Genesis 8 in the BOKSSV
Genesis 8 in the BOLCB
Genesis 8 in the BOLCB2
Genesis 8 in the BOMCV
Genesis 8 in the BONAV
Genesis 8 in the BONCB
Genesis 8 in the BONLT
Genesis 8 in the BONUT2
Genesis 8 in the BOPLNT
Genesis 8 in the BOSCB
Genesis 8 in the BOSNC
Genesis 8 in the BOTLNT
Genesis 8 in the BOVCB
Genesis 8 in the BOYCB
Genesis 8 in the BPBB
Genesis 8 in the BPH
Genesis 8 in the BSB
Genesis 8 in the CCB
Genesis 8 in the CUV
Genesis 8 in the CUVS
Genesis 8 in the DBT
Genesis 8 in the DGDNT
Genesis 8 in the DHNT
Genesis 8 in the DNT
Genesis 8 in the ELBE
Genesis 8 in the EMTV
Genesis 8 in the ESV
Genesis 8 in the FBV
Genesis 8 in the FEB
Genesis 8 in the GGMNT
Genesis 8 in the GNT
Genesis 8 in the HARY
Genesis 8 in the HNT
Genesis 8 in the IRVA
Genesis 8 in the IRVB
Genesis 8 in the IRVG
Genesis 8 in the IRVH
Genesis 8 in the IRVK
Genesis 8 in the IRVM
Genesis 8 in the IRVM2
Genesis 8 in the IRVO
Genesis 8 in the IRVP
Genesis 8 in the IRVT
Genesis 8 in the IRVT2
Genesis 8 in the IRVU
Genesis 8 in the ISVN
Genesis 8 in the JSNT
Genesis 8 in the KAPI
Genesis 8 in the KBT1ETNIK
Genesis 8 in the KBV
Genesis 8 in the KJV
Genesis 8 in the KNFD
Genesis 8 in the LBA
Genesis 8 in the LBLA
Genesis 8 in the LNT
Genesis 8 in the LSV
Genesis 8 in the MAAL
Genesis 8 in the MBV
Genesis 8 in the MBV2
Genesis 8 in the MHNT
Genesis 8 in the MKNFD
Genesis 8 in the MNG
Genesis 8 in the MNT
Genesis 8 in the MNT2
Genesis 8 in the MRS1T
Genesis 8 in the NAA
Genesis 8 in the NASB
Genesis 8 in the NBLA
Genesis 8 in the NBS
Genesis 8 in the NBVTP
Genesis 8 in the NET2
Genesis 8 in the NIV11
Genesis 8 in the NNT
Genesis 8 in the NNT2
Genesis 8 in the NNT3
Genesis 8 in the PDDPT
Genesis 8 in the PFNT
Genesis 8 in the RMNT
Genesis 8 in the SBIAS
Genesis 8 in the SBIBS
Genesis 8 in the SBIBS2
Genesis 8 in the SBICS
Genesis 8 in the SBIDS
Genesis 8 in the SBIGS
Genesis 8 in the SBIHS
Genesis 8 in the SBIIS
Genesis 8 in the SBIIS2
Genesis 8 in the SBIIS3
Genesis 8 in the SBIKS
Genesis 8 in the SBIKS2
Genesis 8 in the SBIMS
Genesis 8 in the SBIOS
Genesis 8 in the SBIPS
Genesis 8 in the SBISS
Genesis 8 in the SBITS
Genesis 8 in the SBITS2
Genesis 8 in the SBITS3
Genesis 8 in the SBITS4
Genesis 8 in the SBIUS
Genesis 8 in the SBIVS
Genesis 8 in the SBT
Genesis 8 in the SBT1E
Genesis 8 in the SCHL
Genesis 8 in the SNT
Genesis 8 in the SUSU
Genesis 8 in the SUSU2
Genesis 8 in the SYNO
Genesis 8 in the TBIAOTANT
Genesis 8 in the TBT1E
Genesis 8 in the TBT1E2
Genesis 8 in the TFTIP
Genesis 8 in the TFTU
Genesis 8 in the TGNTATF3T
Genesis 8 in the THAI
Genesis 8 in the TNFD
Genesis 8 in the TNT
Genesis 8 in the TNTIK
Genesis 8 in the TNTIL
Genesis 8 in the TNTIN
Genesis 8 in the TNTIP
Genesis 8 in the TNTIZ
Genesis 8 in the TOMA
Genesis 8 in the TTENT
Genesis 8 in the UBG
Genesis 8 in the UGV
Genesis 8 in the UGV2
Genesis 8 in the UGV3
Genesis 8 in the VBL
Genesis 8 in the VDCC
Genesis 8 in the YALU
Genesis 8 in the YAPE
Genesis 8 in the YBVTP
Genesis 8 in the ZBP