Hosea 9 (BOICB)
1 Aṅụrịla ọṅụ, gị Izrel,ka obi ghara ịtọkwa gị ụtọ dịka ọ na-atọ ndị mba ọzọ,nʼihi na ị jụla Chineke gị, bido ịgba akwụnai hụrụ ụgwọ ọrụ ịkwa iko nʼanyanʼelu ebe ịzọcha ọka niile. 2 Ebe ịzọcha mkpụrụ ọka na ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị agaghị azụ ha nri,mmanya ọhụrụ ga-agharịpụ ha. 3 Ha agaghị anọgidekwa nʼala ONYENWE ANYỊ,ma Ifrem ga-alaghachi nʼala Ijiptnọdụ nʼAsịrịa rie nri rụrụ arụ. 4 Ha agaghị awụsa ihe ọṅụṅụ dịka aja nye ONYENWE ANYỊ,nʼihi na ọdịghị aja ha ga-achụ ga-atọ ya ụtọ.Aja ndị a ga-adị ha ka nri nke ndị na-eru ụjụ si dị.Onye ọbụla riri nri ndị a ga-abụ onye na-adịghị ọcha.Nri ndị a ga-adịrị naanị ha onwe ha,ha agaghị ewebata ya nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ. 5 Gịnị ọzọ ka unu ga-eme nʼụbọchị mmemme unu ndị ahụ a kara aka,ma nʼụbọchị mmemme nke ONYENWE ANYỊ? 6 A sịkwa na ha agbanarị mbibi,ndị Ijipt ga-achịkọta ha.Ndị Memfis ga-elikwa ha.Akụnụba nke ọlaọcha ha ka uke ga-ewekọrọ,ogwu na uke ga-etokwa nʼime ebe obibi ha niile, 7 Ụbọchị niile nke ntaramahụhụ na-abịa,Ụbọchị ngụkọta ihe abịala nso.Ka Izrel mara nke a.Nʼihi na ịba ụba nke mmehie unu adịla ukwuu,nʼihi na ịkpọ asị unu akarịala,unu na-agụ onye amụma dịka onye nzuzu,na-agụkwa onye nwee Mmụọ nke Chineke dịka onye na-ayị ara. 8 Ma onye amụma bụ onye nche Chineke,na-eche Ifrem nche,ma igbudu nke ọnya jupụtara nʼụzọ ya niile,ịkpọ asị dịkwa nʼime nʼụlọnsọ Chineke ya. 9 Ha emerụọla onwe ha ebe ọ dị ukwuu,dịka ọ dị nʼụbọchị Gibea.Ọ ga-echeta njehie ha.Ọ ga-enye ha ntaramahụhụ nʼihi mmehie ha niile. 10 “Mgbe m chọtara Izrel,ọ dị ka m chọtara mkpụrụ grepu nʼọzara;mgbe m hụrụ nna nna unu ha,ọ dị ka ihu mkpụrụ bụ ụzọ chaa nʼelu osisi fiig.Ma mgbe ha bịaruru na Baal-Peoa,ha doro onwe ha nsọ nyefee nʼaka arụsị ahụ na-eweta ihere,si otu a ghọọ ndị rụrụ arụ, dịka ihe ndị ahụ ha hụrụ nʼanya si bụrụ ihe rụrụ arụ. 11 Nsọpụrụ Ifrem nwere ga-efefu dị ka nnụnụ,nʼihi na ọmụmụ nwa agaghị adị, a gaghị atụkwa ime, agaghị adịkwa ime. 12 A sịkwa na ha azụlite ụmụ ha,aghaghị m ime ka ha nwụọ.Ahụhụ ga-adịrị ha,mgbe m si nʼebe ha nọ wezuga onwe m. 13 Ahụla m na Ifrem yiri Taịa,bụ ihe akụnyere nʼala mara mma.Ma Ifrem ga-eji aka yakpọpụta ụmụ ya nye ndị ga-egbu ha.” 14 Biko, ONYENWE ANYỊ nye ha.Gịnị ka i kwesiri inye ha?Nye ha akpanwa nke nwa na-adịghị anọgide nʼime ya,na ara nke mmiri ara na-adịghị. 15 “Ihe ọjọọ ha niile bidoro na Gilgal,akpọrọ m ha asị nʼebe ahụ.Nʼihi omume mmehie ha niile,aghaghị m isite nʼụlọ m chụpụ ha.Agaghị m ahụkwa ha nʼanya ọzọ,ndị ndu ha niile bụ ndị nnupu isi. 16 Etigbuola Ifrem,mgbọrọgwụ ha akpọnwụọla,ha agaghị amịkwa mkpụrụ.A sịkwarị na ha amụọ ụmụ,aga m egbu ụmụ ha niile, ndị ha hụrụ nʼanya.” 17 Chineke m ga-ajụ ha,nʼihi na ha adịghị ege ya ntị maọbụ rube isi.Ha ga-aghọ ndị na-awagharị awagharị na-enweghị ụlọ, nʼetiti mba niile.
In Other Versions
Hosea 9 in the ANGEFD
Hosea 9 in the ANTPNG2D
Hosea 9 in the AS21
Hosea 9 in the BAGH
Hosea 9 in the BBPNG
Hosea 9 in the BBT1E
Hosea 9 in the BDS
Hosea 9 in the BEV
Hosea 9 in the BHAD
Hosea 9 in the BIB
Hosea 9 in the BLPT
Hosea 9 in the BNT
Hosea 9 in the BNTABOOT
Hosea 9 in the BNTLV
Hosea 9 in the BOATCB
Hosea 9 in the BOATCB2
Hosea 9 in the BOBCV
Hosea 9 in the BOCNT
Hosea 9 in the BOECS
Hosea 9 in the BOGWICC
Hosea 9 in the BOHCB
Hosea 9 in the BOHCV
Hosea 9 in the BOHLNT
Hosea 9 in the BOHNTLTAL
Hosea 9 in the BOILNTAP
Hosea 9 in the BOITCV
Hosea 9 in the BOKCV
Hosea 9 in the BOKCV2
Hosea 9 in the BOKHWOG
Hosea 9 in the BOKSSV
Hosea 9 in the BOLCB
Hosea 9 in the BOLCB2
Hosea 9 in the BOMCV
Hosea 9 in the BONAV
Hosea 9 in the BONCB
Hosea 9 in the BONLT
Hosea 9 in the BONUT2
Hosea 9 in the BOPLNT
Hosea 9 in the BOSCB
Hosea 9 in the BOSNC
Hosea 9 in the BOTLNT
Hosea 9 in the BOVCB
Hosea 9 in the BOYCB
Hosea 9 in the BPBB
Hosea 9 in the BPH
Hosea 9 in the BSB
Hosea 9 in the CCB
Hosea 9 in the CUV
Hosea 9 in the CUVS
Hosea 9 in the DBT
Hosea 9 in the DGDNT
Hosea 9 in the DHNT
Hosea 9 in the DNT
Hosea 9 in the ELBE
Hosea 9 in the EMTV
Hosea 9 in the ESV
Hosea 9 in the FBV
Hosea 9 in the FEB
Hosea 9 in the GGMNT
Hosea 9 in the GNT
Hosea 9 in the HARY
Hosea 9 in the HNT
Hosea 9 in the IRVA
Hosea 9 in the IRVB
Hosea 9 in the IRVG
Hosea 9 in the IRVH
Hosea 9 in the IRVK
Hosea 9 in the IRVM
Hosea 9 in the IRVM2
Hosea 9 in the IRVO
Hosea 9 in the IRVP
Hosea 9 in the IRVT
Hosea 9 in the IRVT2
Hosea 9 in the IRVU
Hosea 9 in the ISVN
Hosea 9 in the JSNT
Hosea 9 in the KAPI
Hosea 9 in the KBT1ETNIK
Hosea 9 in the KBV
Hosea 9 in the KJV
Hosea 9 in the KNFD
Hosea 9 in the LBA
Hosea 9 in the LBLA
Hosea 9 in the LNT
Hosea 9 in the LSV
Hosea 9 in the MAAL
Hosea 9 in the MBV
Hosea 9 in the MBV2
Hosea 9 in the MHNT
Hosea 9 in the MKNFD
Hosea 9 in the MNG
Hosea 9 in the MNT
Hosea 9 in the MNT2
Hosea 9 in the MRS1T
Hosea 9 in the NAA
Hosea 9 in the NASB
Hosea 9 in the NBLA
Hosea 9 in the NBS
Hosea 9 in the NBVTP
Hosea 9 in the NET2
Hosea 9 in the NIV11
Hosea 9 in the NNT
Hosea 9 in the NNT2
Hosea 9 in the NNT3
Hosea 9 in the PDDPT
Hosea 9 in the PFNT
Hosea 9 in the RMNT
Hosea 9 in the SBIAS
Hosea 9 in the SBIBS
Hosea 9 in the SBIBS2
Hosea 9 in the SBICS
Hosea 9 in the SBIDS
Hosea 9 in the SBIGS
Hosea 9 in the SBIHS
Hosea 9 in the SBIIS
Hosea 9 in the SBIIS2
Hosea 9 in the SBIIS3
Hosea 9 in the SBIKS
Hosea 9 in the SBIKS2
Hosea 9 in the SBIMS
Hosea 9 in the SBIOS
Hosea 9 in the SBIPS
Hosea 9 in the SBISS
Hosea 9 in the SBITS
Hosea 9 in the SBITS2
Hosea 9 in the SBITS3
Hosea 9 in the SBITS4
Hosea 9 in the SBIUS
Hosea 9 in the SBIVS
Hosea 9 in the SBT
Hosea 9 in the SBT1E
Hosea 9 in the SCHL
Hosea 9 in the SNT
Hosea 9 in the SUSU
Hosea 9 in the SUSU2
Hosea 9 in the SYNO
Hosea 9 in the TBIAOTANT
Hosea 9 in the TBT1E
Hosea 9 in the TBT1E2
Hosea 9 in the TFTIP
Hosea 9 in the TFTU
Hosea 9 in the TGNTATF3T
Hosea 9 in the THAI
Hosea 9 in the TNFD
Hosea 9 in the TNT
Hosea 9 in the TNTIK
Hosea 9 in the TNTIL
Hosea 9 in the TNTIN
Hosea 9 in the TNTIP
Hosea 9 in the TNTIZ
Hosea 9 in the TOMA
Hosea 9 in the TTENT
Hosea 9 in the UBG
Hosea 9 in the UGV
Hosea 9 in the UGV2
Hosea 9 in the UGV3
Hosea 9 in the VBL
Hosea 9 in the VDCC
Hosea 9 in the YALU
Hosea 9 in the YAPE
Hosea 9 in the YBVTP
Hosea 9 in the ZBP