Isaiah 16 (BOICB)

1 Ziganụ ụmụ atụrụ dịka onyinyenye onye na-achị ala ahụsite na Sela, gafee nʼụzọ ọzararuo ugwu nke Ada Zayọn. 2 Ndị inyom Moabnọkwa nʼọnụ mmiri Anọnna-akwụgharịdịka ụmụ nnụnụ e si nʼakwụ ha chụpụ. 3 Moab na-asị, “Nwee mkpebi na mmụọ gị,”“Kwubie okwu nʼihe ị kpebiri.Mee ka onyinyo gị dịrị ka abalịnʼetiti oke ehihie.Zobe ndị gbapụrụ ọsọ ndụ,ekpugheela onye na-achọ ebe nchebe. 4 Ka ndị Moab achụpụrụ achụpụ nọrọ nʼetiti unu,ghọrọ ha ebe nchebe pụọ nʼaka onye mbibi ahụ.” Onye mmegbu ahụ nwere ọgwụgwụ,mbibi ga-akwụsịkwa,onye ahụ na-azọda mmadụ ga-agwụchakwa site nʼala ahụ. 5 A ga-ehiwe otu ocheeze site nʼịhụnanya;otu nwoke ga-anọkwasị nʼelu ya site nʼikwesị ntụkwasị obi,otu onye sitere nʼụlọ ikwu Devid,bụ, onye mgbe ọ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi,na-emekwa ngwa ime ezi omume. 6 Anyị anụla akụkọ banyere Moab,nụkwa ihe banyere nganga ya na aghụghọ ya niile.Obodo ahụ na-anya isi, nke nganga juru obi?Ugbu a, lee na ịnya isi ha erijughị afọ. 7 Ya mere, ndị Moab niile na-eti mkpu akwa,ha na-ebetara Moab akwa.Kwasie akwa ike, nwee mwute,nʼihi achịcha e ji mkpụrụ osisi a mịkpọrọ amịkpọ mee nke Kia Hereset. 8 Lee ka ubi niile nke Heshbọn si tọgbọrọ nʼefu;osisi vaịnị ha niile dị na Sibma akpọnwụsịala.E, ndị eze mba dị iche iche azọdalaọtụtụ osisi vaịnị ọma ndị a niile nʼụkwụ.E, osisi vaịnị ndị gbatịrị ruo Jeza,ruokwa nʼọzara,nke mgbọrọgwụ ha gbasararuo nʼọnụ osimiri. 9 Nʼihi ya, ana m akwa akwa dị ka ndị Jeza si akwa akwanʼihi ubi vaịnị Sibma.Anya mmiri akwa m ga-ede gị ahụgị Heshbọn, na gị Eleale,nʼihi na e meela ka ụzụ mkpu ọṅụ nke na-adamgbe a na-ewe ihe ubi nʼime gị gharakwa ịdị ọzọ. 10 Ewepụla ọṅụ na obi ụtọ site nʼubi na-amị mkpụrụ ọma,ọ dịghị onye na-abụ maọbụ tie mkpu ọṅụ nʼubi vaịnị a gbara ogige;ọ dịkwaghị onye na-azọchapụta mmanya m vaịnị nʼebe ịzọcha mmanya;nʼihi na emeela m ka iti mkpu ọṅụ niile kwụsị. 11 Mkpụrụobi m na-enwe mwute nʼihi Moab dịka ụbọ akwara,ime mmụọ m kwa nʼihi Kia Heres. 12 Mgbe Moab ga-egosipụta onwe ya nʼebe ya dị elu,ọ na-eme naanị ka ike gwụ ya,mgbe ọ ga-aga ikpe ekpere nʼihu mmụọ ya,o nweghị uru nke a ga-abara ha. 13 Ihe ndị a niile bụ okwu ONYENWE ANYỊ kwuru banyere Moab na mbụ, 14 ma ugbu a ONYENWE ANYỊ na-ekwu, sị, “Tupu afọ atọ agachaa, dịka onye e goro ọrụ si agụ afọ, a ga-eleli ugwu niile Moab nwere, ya na igwe mmadụ ya bara ụba. Ndị fọdụkwara ndụ ga-adị naanị mmadụ ole na ole bụrụkwa ndị na-adịghị ike.”

In Other Versions

Isaiah 16 in the ANGEFD

Isaiah 16 in the ANTPNG2D

Isaiah 16 in the AS21

Isaiah 16 in the BAGH

Isaiah 16 in the BBPNG

Isaiah 16 in the BBT1E

Isaiah 16 in the BDS

Isaiah 16 in the BEV

Isaiah 16 in the BHAD

Isaiah 16 in the BIB

Isaiah 16 in the BLPT

Isaiah 16 in the BNT

Isaiah 16 in the BNTABOOT

Isaiah 16 in the BNTLV

Isaiah 16 in the BOATCB

Isaiah 16 in the BOATCB2

Isaiah 16 in the BOBCV

Isaiah 16 in the BOCNT

Isaiah 16 in the BOECS

Isaiah 16 in the BOGWICC

Isaiah 16 in the BOHCB

Isaiah 16 in the BOHCV

Isaiah 16 in the BOHLNT

Isaiah 16 in the BOHNTLTAL

Isaiah 16 in the BOILNTAP

Isaiah 16 in the BOITCV

Isaiah 16 in the BOKCV

Isaiah 16 in the BOKCV2

Isaiah 16 in the BOKHWOG

Isaiah 16 in the BOKSSV

Isaiah 16 in the BOLCB

Isaiah 16 in the BOLCB2

Isaiah 16 in the BOMCV

Isaiah 16 in the BONAV

Isaiah 16 in the BONCB

Isaiah 16 in the BONLT

Isaiah 16 in the BONUT2

Isaiah 16 in the BOPLNT

Isaiah 16 in the BOSCB

Isaiah 16 in the BOSNC

Isaiah 16 in the BOTLNT

Isaiah 16 in the BOVCB

Isaiah 16 in the BOYCB

Isaiah 16 in the BPBB

Isaiah 16 in the BPH

Isaiah 16 in the BSB

Isaiah 16 in the CCB

Isaiah 16 in the CUV

Isaiah 16 in the CUVS

Isaiah 16 in the DBT

Isaiah 16 in the DGDNT

Isaiah 16 in the DHNT

Isaiah 16 in the DNT

Isaiah 16 in the ELBE

Isaiah 16 in the EMTV

Isaiah 16 in the ESV

Isaiah 16 in the FBV

Isaiah 16 in the FEB

Isaiah 16 in the GGMNT

Isaiah 16 in the GNT

Isaiah 16 in the HARY

Isaiah 16 in the HNT

Isaiah 16 in the IRVA

Isaiah 16 in the IRVB

Isaiah 16 in the IRVG

Isaiah 16 in the IRVH

Isaiah 16 in the IRVK

Isaiah 16 in the IRVM

Isaiah 16 in the IRVM2

Isaiah 16 in the IRVO

Isaiah 16 in the IRVP

Isaiah 16 in the IRVT

Isaiah 16 in the IRVT2

Isaiah 16 in the IRVU

Isaiah 16 in the ISVN

Isaiah 16 in the JSNT

Isaiah 16 in the KAPI

Isaiah 16 in the KBT1ETNIK

Isaiah 16 in the KBV

Isaiah 16 in the KJV

Isaiah 16 in the KNFD

Isaiah 16 in the LBA

Isaiah 16 in the LBLA

Isaiah 16 in the LNT

Isaiah 16 in the LSV

Isaiah 16 in the MAAL

Isaiah 16 in the MBV

Isaiah 16 in the MBV2

Isaiah 16 in the MHNT

Isaiah 16 in the MKNFD

Isaiah 16 in the MNG

Isaiah 16 in the MNT

Isaiah 16 in the MNT2

Isaiah 16 in the MRS1T

Isaiah 16 in the NAA

Isaiah 16 in the NASB

Isaiah 16 in the NBLA

Isaiah 16 in the NBS

Isaiah 16 in the NBVTP

Isaiah 16 in the NET2

Isaiah 16 in the NIV11

Isaiah 16 in the NNT

Isaiah 16 in the NNT2

Isaiah 16 in the NNT3

Isaiah 16 in the PDDPT

Isaiah 16 in the PFNT

Isaiah 16 in the RMNT

Isaiah 16 in the SBIAS

Isaiah 16 in the SBIBS

Isaiah 16 in the SBIBS2

Isaiah 16 in the SBICS

Isaiah 16 in the SBIDS

Isaiah 16 in the SBIGS

Isaiah 16 in the SBIHS

Isaiah 16 in the SBIIS

Isaiah 16 in the SBIIS2

Isaiah 16 in the SBIIS3

Isaiah 16 in the SBIKS

Isaiah 16 in the SBIKS2

Isaiah 16 in the SBIMS

Isaiah 16 in the SBIOS

Isaiah 16 in the SBIPS

Isaiah 16 in the SBISS

Isaiah 16 in the SBITS

Isaiah 16 in the SBITS2

Isaiah 16 in the SBITS3

Isaiah 16 in the SBITS4

Isaiah 16 in the SBIUS

Isaiah 16 in the SBIVS

Isaiah 16 in the SBT

Isaiah 16 in the SBT1E

Isaiah 16 in the SCHL

Isaiah 16 in the SNT

Isaiah 16 in the SUSU

Isaiah 16 in the SUSU2

Isaiah 16 in the SYNO

Isaiah 16 in the TBIAOTANT

Isaiah 16 in the TBT1E

Isaiah 16 in the TBT1E2

Isaiah 16 in the TFTIP

Isaiah 16 in the TFTU

Isaiah 16 in the TGNTATF3T

Isaiah 16 in the THAI

Isaiah 16 in the TNFD

Isaiah 16 in the TNT

Isaiah 16 in the TNTIK

Isaiah 16 in the TNTIL

Isaiah 16 in the TNTIN

Isaiah 16 in the TNTIP

Isaiah 16 in the TNTIZ

Isaiah 16 in the TOMA

Isaiah 16 in the TTENT

Isaiah 16 in the UBG

Isaiah 16 in the UGV

Isaiah 16 in the UGV2

Isaiah 16 in the UGV3

Isaiah 16 in the VBL

Isaiah 16 in the VDCC

Isaiah 16 in the YALU

Isaiah 16 in the YAPE

Isaiah 16 in the YBVTP

Isaiah 16 in the ZBP