Isaiah 27 (BOICB)

1 Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYỊ ga-eji mma agha yaiwe ya, dị ukwuu dịkwa ezigbo ike,taa agwọ ahụ na-akpụ akpụ bụ Leviatan ahụhụ.Leviatan bụ agwọ mgbakọ ahụ;ọ ga-egbukwa nnukwu anụ ọjọọ ahụ nke bi na mmiri. 2 Nʼụbọchị ahụ,abụ a ga-adị nʼọnụ ha, abụ ha ga-abụ banyere ubi vaịnị nke na-amị ezi mkpụrụ. 3 “Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ na-elekọta ya,ana m agba ya mmiri ụbọchị niile,na-eche ya nche ehihie na abalị.Ka onye ọbụla ghara iji ihe ọjọọ leta ya. 4 Adịghị m ewekwa iwe.Ọ bụrụ na ọ bụ naanị ogwu na uke na-echere m aka mgba,aga m ebili buso ha agha,aga m esurekwa ha ọkụ. 5 Ma ọ bụghị otu a, ka ha bịakwute m maka nchekwa,ha bịa ka mụ na ha mee udo.E, ha bịa ka mụ na ha mee udo.” 6 Nʼụbọchị ndị na-abịa, Jekọb ga-agba mgbọrọgwụ.Izrel ga-agbawa okoko dịka osisi, maakwa ifuru,jirikwa mkpụrụ mejupụta ụwa niile. 7 ONYENWE ANYỊ atabeghị Izrel ahụhụdịka o si taa ndị iro ya.O mebekwaghị ka e gbuo ndị yadị ka e si gbuo ndị iro ha. 8 ONYENWE ANYỊ tara ndị ya ahụhụ, mee ka a dọrọ ha nʼagha ma buru ha gaa mba ọzọ.Ọ bụ ifufe ọjọọ nke si nʼọwụwa anyanwụka o ji bupụ ha. 9 Ọ bụ nʼụzọ dị otu a ka a ga-esi bupụ ikpe ọmụma dịrị Jekọb,nke a bụkwa iju eju nke mkpụrụ e ji wezuga mmehie ya:Mgbe ha gweriri nkume niile ha ji wuo ebe ịchụ aja arụsị hadịka ntụ,mgbe ha wezugara ogidi arụsị Ashera,na ebe ịchụ aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ niile. 10 Obodo ahụ e wusiri ike adakpọsịala.Ọ ghọọla ọzara nke ndị mmadụ na-ebighị nʼime ya.Ọ ghọọkwala ebe ụmụ ehi na-akpa nri,ebe ha na-amakpu na-ezu ike.Ha ga-atacha ahịhịa dị nʼalaka osisi. 11 Mgbe alaka osisi ndị ahụ kpọnwụrụ daa,ụmụ nwanyị ga-abịa chịkọtaa ha were ha kwanye ọkụ.Nʼihi na ndị a bụ ndị na-enweghị nghọta.Ọ bụ nke a mere Onye kere ha adịghị emere ha ebere.Onye ahụ kpụrụ ha agakwaghị egosi ha obi ebere. 12 Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYỊ ga-ahọcha site nʼebe mmiri na-eru eru Yufretis ruo na Wadi nke Ijipt, ma gị, bụ Izrel ka a ga-achịkọta otu nʼotu. 13 Nʼụbọchị ahụ, opi ike ga-ada. Ndị ahụ na-ala nʼiyi nʼAsịrịa na ndị ahụ e mere ka ha gaa biri nʼIjipt dịka ndị mba ọzọ ga-abịa fee ONYENWE ANYỊ ofufe nʼugwu nsọ ya dị na Jerusalem.

In Other Versions

Isaiah 27 in the ANGEFD

Isaiah 27 in the ANTPNG2D

Isaiah 27 in the AS21

Isaiah 27 in the BAGH

Isaiah 27 in the BBPNG

Isaiah 27 in the BBT1E

Isaiah 27 in the BDS

Isaiah 27 in the BEV

Isaiah 27 in the BHAD

Isaiah 27 in the BIB

Isaiah 27 in the BLPT

Isaiah 27 in the BNT

Isaiah 27 in the BNTABOOT

Isaiah 27 in the BNTLV

Isaiah 27 in the BOATCB

Isaiah 27 in the BOATCB2

Isaiah 27 in the BOBCV

Isaiah 27 in the BOCNT

Isaiah 27 in the BOECS

Isaiah 27 in the BOGWICC

Isaiah 27 in the BOHCB

Isaiah 27 in the BOHCV

Isaiah 27 in the BOHLNT

Isaiah 27 in the BOHNTLTAL

Isaiah 27 in the BOILNTAP

Isaiah 27 in the BOITCV

Isaiah 27 in the BOKCV

Isaiah 27 in the BOKCV2

Isaiah 27 in the BOKHWOG

Isaiah 27 in the BOKSSV

Isaiah 27 in the BOLCB

Isaiah 27 in the BOLCB2

Isaiah 27 in the BOMCV

Isaiah 27 in the BONAV

Isaiah 27 in the BONCB

Isaiah 27 in the BONLT

Isaiah 27 in the BONUT2

Isaiah 27 in the BOPLNT

Isaiah 27 in the BOSCB

Isaiah 27 in the BOSNC

Isaiah 27 in the BOTLNT

Isaiah 27 in the BOVCB

Isaiah 27 in the BOYCB

Isaiah 27 in the BPBB

Isaiah 27 in the BPH

Isaiah 27 in the BSB

Isaiah 27 in the CCB

Isaiah 27 in the CUV

Isaiah 27 in the CUVS

Isaiah 27 in the DBT

Isaiah 27 in the DGDNT

Isaiah 27 in the DHNT

Isaiah 27 in the DNT

Isaiah 27 in the ELBE

Isaiah 27 in the EMTV

Isaiah 27 in the ESV

Isaiah 27 in the FBV

Isaiah 27 in the FEB

Isaiah 27 in the GGMNT

Isaiah 27 in the GNT

Isaiah 27 in the HARY

Isaiah 27 in the HNT

Isaiah 27 in the IRVA

Isaiah 27 in the IRVB

Isaiah 27 in the IRVG

Isaiah 27 in the IRVH

Isaiah 27 in the IRVK

Isaiah 27 in the IRVM

Isaiah 27 in the IRVM2

Isaiah 27 in the IRVO

Isaiah 27 in the IRVP

Isaiah 27 in the IRVT

Isaiah 27 in the IRVT2

Isaiah 27 in the IRVU

Isaiah 27 in the ISVN

Isaiah 27 in the JSNT

Isaiah 27 in the KAPI

Isaiah 27 in the KBT1ETNIK

Isaiah 27 in the KBV

Isaiah 27 in the KJV

Isaiah 27 in the KNFD

Isaiah 27 in the LBA

Isaiah 27 in the LBLA

Isaiah 27 in the LNT

Isaiah 27 in the LSV

Isaiah 27 in the MAAL

Isaiah 27 in the MBV

Isaiah 27 in the MBV2

Isaiah 27 in the MHNT

Isaiah 27 in the MKNFD

Isaiah 27 in the MNG

Isaiah 27 in the MNT

Isaiah 27 in the MNT2

Isaiah 27 in the MRS1T

Isaiah 27 in the NAA

Isaiah 27 in the NASB

Isaiah 27 in the NBLA

Isaiah 27 in the NBS

Isaiah 27 in the NBVTP

Isaiah 27 in the NET2

Isaiah 27 in the NIV11

Isaiah 27 in the NNT

Isaiah 27 in the NNT2

Isaiah 27 in the NNT3

Isaiah 27 in the PDDPT

Isaiah 27 in the PFNT

Isaiah 27 in the RMNT

Isaiah 27 in the SBIAS

Isaiah 27 in the SBIBS

Isaiah 27 in the SBIBS2

Isaiah 27 in the SBICS

Isaiah 27 in the SBIDS

Isaiah 27 in the SBIGS

Isaiah 27 in the SBIHS

Isaiah 27 in the SBIIS

Isaiah 27 in the SBIIS2

Isaiah 27 in the SBIIS3

Isaiah 27 in the SBIKS

Isaiah 27 in the SBIKS2

Isaiah 27 in the SBIMS

Isaiah 27 in the SBIOS

Isaiah 27 in the SBIPS

Isaiah 27 in the SBISS

Isaiah 27 in the SBITS

Isaiah 27 in the SBITS2

Isaiah 27 in the SBITS3

Isaiah 27 in the SBITS4

Isaiah 27 in the SBIUS

Isaiah 27 in the SBIVS

Isaiah 27 in the SBT

Isaiah 27 in the SBT1E

Isaiah 27 in the SCHL

Isaiah 27 in the SNT

Isaiah 27 in the SUSU

Isaiah 27 in the SUSU2

Isaiah 27 in the SYNO

Isaiah 27 in the TBIAOTANT

Isaiah 27 in the TBT1E

Isaiah 27 in the TBT1E2

Isaiah 27 in the TFTIP

Isaiah 27 in the TFTU

Isaiah 27 in the TGNTATF3T

Isaiah 27 in the THAI

Isaiah 27 in the TNFD

Isaiah 27 in the TNT

Isaiah 27 in the TNTIK

Isaiah 27 in the TNTIL

Isaiah 27 in the TNTIN

Isaiah 27 in the TNTIP

Isaiah 27 in the TNTIZ

Isaiah 27 in the TOMA

Isaiah 27 in the TTENT

Isaiah 27 in the UBG

Isaiah 27 in the UGV

Isaiah 27 in the UGV2

Isaiah 27 in the UGV3

Isaiah 27 in the VBL

Isaiah 27 in the VDCC

Isaiah 27 in the YALU

Isaiah 27 in the YAPE

Isaiah 27 in the YBVTP

Isaiah 27 in the ZBP