Jeremiah 43 (BOICB)

1 Mgbe Jeremaya gwasịrị ndị ahụ niile okwu ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke ha ziri ya ka o zie ha, 2 Azaraya nwa Hoshaya, Johanan nwa Kariya na ndị nganga niile nọ nʼebe ahụ, gwara Jeremaya okwu sị ya, “Ọ bụ okwu ụgha ka i kwuru! ONYENWE ANYỊ Chineke anyị ezighị gị ka i kwuo na anyị ekwesighị ịga biri nʼIjipt, 3 Kama ọ bụ Baruk nwa Neraya na-akwalị gị megide anyị, nʼihi na ọ chọrọ inyefe anyị nʼaka ndị Babilọn ka ha gbuo anyị, maọbụ buru anyị gaa Babilọn dịka ndị a dọtara nʼagha.” 4 Ya mere, Johanan nwa Kariya na ndịisi agha ahụ niile, nakwa ndị mmadụ ahụ niile nupuru isi nʼiwu ONYENWE ANYỊ, jụụ ịnọgide nʼala Juda. 5 Kama Johanan nwa Kariya, na ndịisi agha ahụ, duuru ndị ahụ fọdụrụ na Juda pụọ, ha na ndị ahụ si na mba ndị ọzọ dị iche iche, ebe ha gbagara lọta. 6 Ha duuru ndị ikom niile na ndị inyom niile na ụmụntakịrị niile, na ụmụ ndị inyom eze niile, bụ ndị ahụ Nebuzaradan ọchịagha ndị nche eze Babilọn tinyere na nlekọta Gedaliya nwa Ahikam, nwa Shefan na Jeremaya onye amụma na Baruk nwa Neraya. 7 Ya mere, ha nupuru isi nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ site nʼịbanye ala Ijipt. Ha jegidere ije ruo nʼobodo Tapanhis. 8 Mgbe ha nọ na Tapanhis, okwu ONYENWE ANYỊ ruru Jeremaya ntị sị ya, 9 “Mgbe ndị Juu nọ na-ele gị anya, chịrị ụfọdụ nkume buru ibu nʼaka gị, gaa zoo ha nʼime ụrọ dị na mpụta ihu ụlọ e ji aja ụrọ wuo, nke dị nʼọnụ ụzọ e si abata nʼụlọ Fero dị na Tapanhis. 10 Mgbe ahụ sị ha, ‘Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke Izrel sịrị, Aga m ezi ozi kpọta ohu m bụ Nebukadneza, eze Babilọn. Aga m edokwasịkwa ocheeze ya nʼelu nkume ndị a m zoro nʼebe a, ọ ga-agbasa ụlọ ndo nke ịbụ eze ya nʼelu ha. 11 Ọ ga-abịa buso Ijipt agha, si otu a mee ka ha nwụọ, bụ ndị ahụ a kwadobere maka ọnwụ, mee ka a dọta ha nʼagha, bụ ndị ahụ a kwadobere na-aga adọta nʼagha; mekwaa ka ha nwụọ site na mma agha bụ ndị ahụ a kwadobere na ha ga-anwụ site na mma agha. 12 Ọ ga-esunyekwa ọkụ nʼụlọ ebe a nọ na-efe chi niile nke ndị Ijipt. Ọ ga-esure ụlọ ndị a ọkụ, dọtakwa chi ha niile nʼagha. Dịka onye ọzụzụ atụrụ si ewepụcha igwu site na uwe ya, ọ ga-esikwa otu a wezuga onwe ya nʼudo site nʼIjipt pụọ. 13 Nʼime ụlọnsọ anyanwụ dị nʼIjipt, ka ọ ga-akwatu ogidi nsọ niile, surekwaa ụlọnsọ niile nke chi dị iche iche nʼIjipt ọkụ.’ ”

In Other Versions

Jeremiah 43 in the ANGEFD

Jeremiah 43 in the ANTPNG2D

Jeremiah 43 in the AS21

Jeremiah 43 in the BAGH

Jeremiah 43 in the BBPNG

Jeremiah 43 in the BBT1E

Jeremiah 43 in the BDS

Jeremiah 43 in the BEV

Jeremiah 43 in the BHAD

Jeremiah 43 in the BIB

Jeremiah 43 in the BLPT

Jeremiah 43 in the BNT

Jeremiah 43 in the BNTABOOT

Jeremiah 43 in the BNTLV

Jeremiah 43 in the BOATCB

Jeremiah 43 in the BOATCB2

Jeremiah 43 in the BOBCV

Jeremiah 43 in the BOCNT

Jeremiah 43 in the BOECS

Jeremiah 43 in the BOGWICC

Jeremiah 43 in the BOHCB

Jeremiah 43 in the BOHCV

Jeremiah 43 in the BOHLNT

Jeremiah 43 in the BOHNTLTAL

Jeremiah 43 in the BOILNTAP

Jeremiah 43 in the BOITCV

Jeremiah 43 in the BOKCV

Jeremiah 43 in the BOKCV2

Jeremiah 43 in the BOKHWOG

Jeremiah 43 in the BOKSSV

Jeremiah 43 in the BOLCB

Jeremiah 43 in the BOLCB2

Jeremiah 43 in the BOMCV

Jeremiah 43 in the BONAV

Jeremiah 43 in the BONCB

Jeremiah 43 in the BONLT

Jeremiah 43 in the BONUT2

Jeremiah 43 in the BOPLNT

Jeremiah 43 in the BOSCB

Jeremiah 43 in the BOSNC

Jeremiah 43 in the BOTLNT

Jeremiah 43 in the BOVCB

Jeremiah 43 in the BOYCB

Jeremiah 43 in the BPBB

Jeremiah 43 in the BPH

Jeremiah 43 in the BSB

Jeremiah 43 in the CCB

Jeremiah 43 in the CUV

Jeremiah 43 in the CUVS

Jeremiah 43 in the DBT

Jeremiah 43 in the DGDNT

Jeremiah 43 in the DHNT

Jeremiah 43 in the DNT

Jeremiah 43 in the ELBE

Jeremiah 43 in the EMTV

Jeremiah 43 in the ESV

Jeremiah 43 in the FBV

Jeremiah 43 in the FEB

Jeremiah 43 in the GGMNT

Jeremiah 43 in the GNT

Jeremiah 43 in the HARY

Jeremiah 43 in the HNT

Jeremiah 43 in the IRVA

Jeremiah 43 in the IRVB

Jeremiah 43 in the IRVG

Jeremiah 43 in the IRVH

Jeremiah 43 in the IRVK

Jeremiah 43 in the IRVM

Jeremiah 43 in the IRVM2

Jeremiah 43 in the IRVO

Jeremiah 43 in the IRVP

Jeremiah 43 in the IRVT

Jeremiah 43 in the IRVT2

Jeremiah 43 in the IRVU

Jeremiah 43 in the ISVN

Jeremiah 43 in the JSNT

Jeremiah 43 in the KAPI

Jeremiah 43 in the KBT1ETNIK

Jeremiah 43 in the KBV

Jeremiah 43 in the KJV

Jeremiah 43 in the KNFD

Jeremiah 43 in the LBA

Jeremiah 43 in the LBLA

Jeremiah 43 in the LNT

Jeremiah 43 in the LSV

Jeremiah 43 in the MAAL

Jeremiah 43 in the MBV

Jeremiah 43 in the MBV2

Jeremiah 43 in the MHNT

Jeremiah 43 in the MKNFD

Jeremiah 43 in the MNG

Jeremiah 43 in the MNT

Jeremiah 43 in the MNT2

Jeremiah 43 in the MRS1T

Jeremiah 43 in the NAA

Jeremiah 43 in the NASB

Jeremiah 43 in the NBLA

Jeremiah 43 in the NBS

Jeremiah 43 in the NBVTP

Jeremiah 43 in the NET2

Jeremiah 43 in the NIV11

Jeremiah 43 in the NNT

Jeremiah 43 in the NNT2

Jeremiah 43 in the NNT3

Jeremiah 43 in the PDDPT

Jeremiah 43 in the PFNT

Jeremiah 43 in the RMNT

Jeremiah 43 in the SBIAS

Jeremiah 43 in the SBIBS

Jeremiah 43 in the SBIBS2

Jeremiah 43 in the SBICS

Jeremiah 43 in the SBIDS

Jeremiah 43 in the SBIGS

Jeremiah 43 in the SBIHS

Jeremiah 43 in the SBIIS

Jeremiah 43 in the SBIIS2

Jeremiah 43 in the SBIIS3

Jeremiah 43 in the SBIKS

Jeremiah 43 in the SBIKS2

Jeremiah 43 in the SBIMS

Jeremiah 43 in the SBIOS

Jeremiah 43 in the SBIPS

Jeremiah 43 in the SBISS

Jeremiah 43 in the SBITS

Jeremiah 43 in the SBITS2

Jeremiah 43 in the SBITS3

Jeremiah 43 in the SBITS4

Jeremiah 43 in the SBIUS

Jeremiah 43 in the SBIVS

Jeremiah 43 in the SBT

Jeremiah 43 in the SBT1E

Jeremiah 43 in the SCHL

Jeremiah 43 in the SNT

Jeremiah 43 in the SUSU

Jeremiah 43 in the SUSU2

Jeremiah 43 in the SYNO

Jeremiah 43 in the TBIAOTANT

Jeremiah 43 in the TBT1E

Jeremiah 43 in the TBT1E2

Jeremiah 43 in the TFTIP

Jeremiah 43 in the TFTU

Jeremiah 43 in the TGNTATF3T

Jeremiah 43 in the THAI

Jeremiah 43 in the TNFD

Jeremiah 43 in the TNT

Jeremiah 43 in the TNTIK

Jeremiah 43 in the TNTIL

Jeremiah 43 in the TNTIN

Jeremiah 43 in the TNTIP

Jeremiah 43 in the TNTIZ

Jeremiah 43 in the TOMA

Jeremiah 43 in the TTENT

Jeremiah 43 in the UBG

Jeremiah 43 in the UGV

Jeremiah 43 in the UGV2

Jeremiah 43 in the UGV3

Jeremiah 43 in the VBL

Jeremiah 43 in the VDCC

Jeremiah 43 in the YALU

Jeremiah 43 in the YAPE

Jeremiah 43 in the YBVTP

Jeremiah 43 in the ZBP