Job 4 (BOICB)

1 Mgbe ahụ, Elifaz onye obodo Teman zara Job sị: 2 “Iwe ọ ga-ewe gị ma ọ bụrụ na mmadụ agwa gị okwu?Onye kwanụ nwere ike ịnọ nʼebe a hapụ ikwu okwu? 3 Lee ka i siri nye ọtụtụ mmadụ ndụmọdụ,na ka i si mee ka ndị na-ada mba nwee ume. 4 Okwu ọnụ gị abụrụla ihe ịgbaume nye ọtụtụ mmadụ,ị bụrụla ịgbaume nye ndị ikpere ha na-ama jijiji. 5 Ma leenụ ugbu a, nsogbu abịakwasịla gị, ị bụrụla onye na-ada mba;nsogbu etiela gị aka, i na-ama jijiji. 6 Egwu ị na-atụ Chineke ọ gaghị abụ ihe ịgbaume nye gị,izi ezi nke ndụ gị abụrụkwa olileanya gị? 7 “Chee echiche ugbu a! Onye, bụ onye aka ya dị ọcha, nke a larala nʼiyi?Ebee ka i hụrụ ka e bibiri ndị na-eme ihe ziri ezi? 8 Dịka m si hụ ya, ndị na-agha ajọ ihe dịka mkpụrụ na ndị na-akụ okwu na ụkana-aghọta ya dịka ihe ubi. 9 Chineke na-ala ha nʼiyi site nʼume ọ na-ekupụta.Ọ na-esitekwa nʼoke iwe ya repịa ha. 10 Ọdụm nwere ike gbọọ ụja, maọbụ bigbọọ,ma eze ọdụm dị ike ka a gbajisiri. 11 Oke ọdụm na-ala nʼiyi site na-enweghị ihe ọ dọgbutara,ụmụ nne ọdụm niile ka a na-achụsa. 12 “E mere ka okwu rute m nʼụzọ nzuzo,ntị m nụrụ ya nʼịgba izu. 13 Nʼime nkụja nke oke nrọ nke abalị,mgbe oke ụra na-adakwasị ụmụ mmadụ, 14 oke ụjọ na ahụ ịma jijiji dakwasịrị m,meekwa ka ọkpụkpụ niile dị nʼahụ m maa jijiji. 15 Otu mmụọ sitere nʼihu m gafee.Ọ bụladị ajị dị m nʼahụ guzochara ọtọ nʼihi ụjọ. 16 Ọ kwụsịrị;ma apụghị m ịkọ ihe ọ bụ.Onyinyo guzooro nʼanya m,anụrụ m olu dị nro, nke kwuru sị: 17 ‘Mmadụ efu ọ nwere ike bụrụ onye ezi omume karịa Chineke?Ọ bụladị nwoke dị ike, ọ pụrụ ịdị ọcha nʼobi karịa Onye kere ya? 18 Ọ bụrụ na Chineke adịghị atụkwasị ndị ozi ya obi,ọ bụrụ na ọ na-ebo ndị mmụọ ozi ya ebubo imejọ ihe, 19 ọ ga-esi aṅaa ghara ibo ndị bi nʼụlọ ụrọ ebubo karịa,bụ ndị ntọala ha dị nʼaja,ndị nke a na-azọpịa ngwangwa dịka nla. 20 Site nʼụtụtụ ruo nʼanyasị, a na-etipịasị ha:ha na-ala nʼiyi ruo mgbe ebighị ebi, ihe niile a na-agakwa dịka o si aga. 21 Ọ bụ na-eholiteghị eriri ụlọ ikwu ha elu,mee ka ha nwụọ na-enweghị amamihe?’

In Other Versions

Job 4 in the ANGEFD

Job 4 in the ANTPNG2D

Job 4 in the AS21

Job 4 in the BAGH

Job 4 in the BBPNG

Job 4 in the BBT1E

Job 4 in the BDS

Job 4 in the BEV

Job 4 in the BHAD

Job 4 in the BIB

Job 4 in the BLPT

Job 4 in the BNT

Job 4 in the BNTABOOT

Job 4 in the BNTLV

Job 4 in the BOATCB

Job 4 in the BOATCB2

Job 4 in the BOBCV

Job 4 in the BOCNT

Job 4 in the BOECS

Job 4 in the BOGWICC

Job 4 in the BOHCB

Job 4 in the BOHCV

Job 4 in the BOHLNT

Job 4 in the BOHNTLTAL

Job 4 in the BOILNTAP

Job 4 in the BOITCV

Job 4 in the BOKCV

Job 4 in the BOKCV2

Job 4 in the BOKHWOG

Job 4 in the BOKSSV

Job 4 in the BOLCB

Job 4 in the BOLCB2

Job 4 in the BOMCV

Job 4 in the BONAV

Job 4 in the BONCB

Job 4 in the BONLT

Job 4 in the BONUT2

Job 4 in the BOPLNT

Job 4 in the BOSCB

Job 4 in the BOSNC

Job 4 in the BOTLNT

Job 4 in the BOVCB

Job 4 in the BOYCB

Job 4 in the BPBB

Job 4 in the BPH

Job 4 in the BSB

Job 4 in the CCB

Job 4 in the CUV

Job 4 in the CUVS

Job 4 in the DBT

Job 4 in the DGDNT

Job 4 in the DHNT

Job 4 in the DNT

Job 4 in the ELBE

Job 4 in the EMTV

Job 4 in the ESV

Job 4 in the FBV

Job 4 in the FEB

Job 4 in the GGMNT

Job 4 in the GNT

Job 4 in the HARY

Job 4 in the HNT

Job 4 in the IRVA

Job 4 in the IRVB

Job 4 in the IRVG

Job 4 in the IRVH

Job 4 in the IRVK

Job 4 in the IRVM

Job 4 in the IRVM2

Job 4 in the IRVO

Job 4 in the IRVP

Job 4 in the IRVT

Job 4 in the IRVT2

Job 4 in the IRVU

Job 4 in the ISVN

Job 4 in the JSNT

Job 4 in the KAPI

Job 4 in the KBT1ETNIK

Job 4 in the KBV

Job 4 in the KJV

Job 4 in the KNFD

Job 4 in the LBA

Job 4 in the LBLA

Job 4 in the LNT

Job 4 in the LSV

Job 4 in the MAAL

Job 4 in the MBV

Job 4 in the MBV2

Job 4 in the MHNT

Job 4 in the MKNFD

Job 4 in the MNG

Job 4 in the MNT

Job 4 in the MNT2

Job 4 in the MRS1T

Job 4 in the NAA

Job 4 in the NASB

Job 4 in the NBLA

Job 4 in the NBS

Job 4 in the NBVTP

Job 4 in the NET2

Job 4 in the NIV11

Job 4 in the NNT

Job 4 in the NNT2

Job 4 in the NNT3

Job 4 in the PDDPT

Job 4 in the PFNT

Job 4 in the RMNT

Job 4 in the SBIAS

Job 4 in the SBIBS

Job 4 in the SBIBS2

Job 4 in the SBICS

Job 4 in the SBIDS

Job 4 in the SBIGS

Job 4 in the SBIHS

Job 4 in the SBIIS

Job 4 in the SBIIS2

Job 4 in the SBIIS3

Job 4 in the SBIKS

Job 4 in the SBIKS2

Job 4 in the SBIMS

Job 4 in the SBIOS

Job 4 in the SBIPS

Job 4 in the SBISS

Job 4 in the SBITS

Job 4 in the SBITS2

Job 4 in the SBITS3

Job 4 in the SBITS4

Job 4 in the SBIUS

Job 4 in the SBIVS

Job 4 in the SBT

Job 4 in the SBT1E

Job 4 in the SCHL

Job 4 in the SNT

Job 4 in the SUSU

Job 4 in the SUSU2

Job 4 in the SYNO

Job 4 in the TBIAOTANT

Job 4 in the TBT1E

Job 4 in the TBT1E2

Job 4 in the TFTIP

Job 4 in the TFTU

Job 4 in the TGNTATF3T

Job 4 in the THAI

Job 4 in the TNFD

Job 4 in the TNT

Job 4 in the TNTIK

Job 4 in the TNTIL

Job 4 in the TNTIN

Job 4 in the TNTIP

Job 4 in the TNTIZ

Job 4 in the TOMA

Job 4 in the TTENT

Job 4 in the UBG

Job 4 in the UGV

Job 4 in the UGV2

Job 4 in the UGV3

Job 4 in the VBL

Job 4 in the VDCC

Job 4 in the YALU

Job 4 in the YAPE

Job 4 in the YBVTP

Job 4 in the ZBP