Job 40 (BOICB)

1 ONYENWE ANYỊ zara Job sị: 2 “Onye ahụ na-arụso Onye pụrụ ime ihe niile ụka ọ pụrụ ịdọ ya aka na ntị?Ka onye ahụ na-ebo Chineke ebubo zaghachi ya.” 3 Mgbe ahụ, Job zaghachiri ONYENWE ANYỊ sị: 4 “Abụ m onye na-erughị eru. Oleekwanụ ka m ga-esi zaghachi gị?Eji m aka m kpuchie ọnụ m. 5 Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọkwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.” 6 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị: 7 “Kwadoo onwe gị dịka dimkpa;enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị,achọkwara m ka i nye m ọsịsa. 8 “Ị ga-aga nʼihu ikwujọ ikpe ziri ezi m?Ị ga-aga nʼihu maa m ikpe ka ị si otu a bụrụ onye ikpe gaara? 9 Ogwe aka gị ọ dị ike dịka nke Chineke?Olu gị ọ pụrụ ịda ụda dịka nke ya? 10 Were ebube na ịdị ukwuu chọọ onwe gị mma,yikwasịkwa onwe gị nsọpụrụ na ugwu dịka uwe. 11 Wụsa iwe gị dị ọkụ nʼebe ndị mpako niile nọ,weda ha nʼala, 12 lekwasịkwa ndị mpako niile anya mee ha ihe ihere,ma tiriekwa ndị na-emebi iwu ebe ha guzo. 13 Likọta ha niile nʼotu nʼaja,kpuchie ihu ha niile nʼala ili. 14 Mgbe ahụ, mụ onwe m ga-ekwenyere gị,na aka nri nwere ike ịzọpụta gị. 15 “Lee enyi mmiri anya,bụ nke m kere dịka m si kee gị,ma ihe ọ na-eri bụ ahịhịa dịka ehi. 16 Lee ike dị nʼukwu ya,leekwa ike dị nʼime afọ ya. 17 Ọdụdụ ya ka ọ na-efegharị dịka osisi sida;akwara dị ya nʼahụ ka e jikọtara nke ọma. 18 Ọkpụkpụ ya niile dịka ogidi bronz nwere ụmị,ọkpụkpụ ụkwụ na aka ya dịka okporo igwe. 19 Ya onwe ya bụ otu nʼime ọrụ aka mbụ nke Chineke,ma naanị onye kere ya nwere ike iji mma agha bịa ya nso. 20 Ugwu na-enye ya ihe ọ na-eri.Nʼebe ahụ kwa ka ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ na-anọ egwuri egwu. 21 Ọ na-edina nʼokpuru ahịhịa na-eto nʼakụkụ mmiri,zookwa onwe ya nʼetiti ahịhịa riidi nʼapịtị. 22 Ahịhịa lotus na-eji ndo ya kpuchie ya,osisi pọpla nke dị nʼakụkụ mmiri gbara ya gburugburu. 23 Ọ bụladị mgbe ebili mmiri na-ama, ọ dịghị atụ egwu;ọ na-anọ nwayọọ, nʼagbanyeghị na mmiri Jọdan na-asọpụta na-asọju ya nʼọnụ. 24 Onye pụrụ ijide ya mgbe ọ na-ele anya,maọbụ were ọnya jide ya mapuo ya imi?

In Other Versions

Job 40 in the ANGEFD

Job 40 in the ANTPNG2D

Job 40 in the AS21

Job 40 in the BAGH

Job 40 in the BBPNG

Job 40 in the BBT1E

Job 40 in the BDS

Job 40 in the BEV

Job 40 in the BHAD

Job 40 in the BIB

Job 40 in the BLPT

Job 40 in the BNT

Job 40 in the BNTABOOT

Job 40 in the BNTLV

Job 40 in the BOATCB

Job 40 in the BOATCB2

Job 40 in the BOBCV

Job 40 in the BOCNT

Job 40 in the BOECS

Job 40 in the BOGWICC

Job 40 in the BOHCB

Job 40 in the BOHCV

Job 40 in the BOHLNT

Job 40 in the BOHNTLTAL

Job 40 in the BOILNTAP

Job 40 in the BOITCV

Job 40 in the BOKCV

Job 40 in the BOKCV2

Job 40 in the BOKHWOG

Job 40 in the BOKSSV

Job 40 in the BOLCB

Job 40 in the BOLCB2

Job 40 in the BOMCV

Job 40 in the BONAV

Job 40 in the BONCB

Job 40 in the BONLT

Job 40 in the BONUT2

Job 40 in the BOPLNT

Job 40 in the BOSCB

Job 40 in the BOSNC

Job 40 in the BOTLNT

Job 40 in the BOVCB

Job 40 in the BOYCB

Job 40 in the BPBB

Job 40 in the BPH

Job 40 in the BSB

Job 40 in the CCB

Job 40 in the CUV

Job 40 in the CUVS

Job 40 in the DBT

Job 40 in the DGDNT

Job 40 in the DHNT

Job 40 in the DNT

Job 40 in the ELBE

Job 40 in the EMTV

Job 40 in the ESV

Job 40 in the FBV

Job 40 in the FEB

Job 40 in the GGMNT

Job 40 in the GNT

Job 40 in the HARY

Job 40 in the HNT

Job 40 in the IRVA

Job 40 in the IRVB

Job 40 in the IRVG

Job 40 in the IRVH

Job 40 in the IRVK

Job 40 in the IRVM

Job 40 in the IRVM2

Job 40 in the IRVO

Job 40 in the IRVP

Job 40 in the IRVT

Job 40 in the IRVT2

Job 40 in the IRVU

Job 40 in the ISVN

Job 40 in the JSNT

Job 40 in the KAPI

Job 40 in the KBT1ETNIK

Job 40 in the KBV

Job 40 in the KJV

Job 40 in the KNFD

Job 40 in the LBA

Job 40 in the LBLA

Job 40 in the LNT

Job 40 in the LSV

Job 40 in the MAAL

Job 40 in the MBV

Job 40 in the MBV2

Job 40 in the MHNT

Job 40 in the MKNFD

Job 40 in the MNG

Job 40 in the MNT

Job 40 in the MNT2

Job 40 in the MRS1T

Job 40 in the NAA

Job 40 in the NASB

Job 40 in the NBLA

Job 40 in the NBS

Job 40 in the NBVTP

Job 40 in the NET2

Job 40 in the NIV11

Job 40 in the NNT

Job 40 in the NNT2

Job 40 in the NNT3

Job 40 in the PDDPT

Job 40 in the PFNT

Job 40 in the RMNT

Job 40 in the SBIAS

Job 40 in the SBIBS

Job 40 in the SBIBS2

Job 40 in the SBICS

Job 40 in the SBIDS

Job 40 in the SBIGS

Job 40 in the SBIHS

Job 40 in the SBIIS

Job 40 in the SBIIS2

Job 40 in the SBIIS3

Job 40 in the SBIKS

Job 40 in the SBIKS2

Job 40 in the SBIMS

Job 40 in the SBIOS

Job 40 in the SBIPS

Job 40 in the SBISS

Job 40 in the SBITS

Job 40 in the SBITS2

Job 40 in the SBITS3

Job 40 in the SBITS4

Job 40 in the SBIUS

Job 40 in the SBIVS

Job 40 in the SBT

Job 40 in the SBT1E

Job 40 in the SCHL

Job 40 in the SNT

Job 40 in the SUSU

Job 40 in the SUSU2

Job 40 in the SYNO

Job 40 in the TBIAOTANT

Job 40 in the TBT1E

Job 40 in the TBT1E2

Job 40 in the TFTIP

Job 40 in the TFTU

Job 40 in the TGNTATF3T

Job 40 in the THAI

Job 40 in the TNFD

Job 40 in the TNT

Job 40 in the TNTIK

Job 40 in the TNTIL

Job 40 in the TNTIN

Job 40 in the TNTIP

Job 40 in the TNTIZ

Job 40 in the TOMA

Job 40 in the TTENT

Job 40 in the UBG

Job 40 in the UGV

Job 40 in the UGV2

Job 40 in the UGV3

Job 40 in the VBL

Job 40 in the VDCC

Job 40 in the YALU

Job 40 in the YAPE

Job 40 in the YBVTP

Job 40 in the ZBP