Proverbs 26 (BOICB)
1 Ịhụ onye nzuzu a na-enye nsọpụrụdịka ịhụ mkpụrụ mmiri ka ọ na-ada nʼoge ọkọchị maọbụ mmiri na-ezo nʼoge owuwe ihe ubi. 2 Dịka nnụnụ nta na-efegharị efegharị, maọbụ dịka eleke na-awụgharịotu a ka ọbụbụ ọnụ na-ekwesighị agaghị ere. 3 Ụtarị dịrị ịnyịnya, ịnyịnya ibu ka a na-ekenye mkpụmkpụ igwe nʼọnụ;otu a kwa ka apịpịa dị nye azụ ndị nzuzu. 4 A zaghachila onye nzuzu dịka enweghị uche ya si dị,ma ọ bụghị ya gị onwe gị ga-adị ka ya. 5 Zaa onye nzuzu dịka enweghị uche ya si dị,ma ọ bụghị ya ọ ga-abụ onye maara ihe nʼanya onwe ya. 6 Iziga ozi site nʼaka onye nzuzudịka mmadụ ibipụ ụkwụ ya maọbụ ịṅụ ihe ike dịka mmiri. 7 Dịka onye ngwụrọ si eji ụkwụ ya eje ije,otu a ka ilu si esite nʼọnụ onye nzuzu apụta. 8 Ọ baghị uru inye onye nzuzu nsọpụrụ, nʼihi na ọ gaghị anọgide.Ọ dị ka ịwụ ọkụkọ mmiri nʼazụ. 9 Dịka ogwu manyere nʼaka onye na-aṅụbiga mmanya okeotu a ka ilu dị nʼọnụ onye nzuzu. 10 Dịka ọgba ụta si agba ụta ya na-enweghị onye o bụ nʼobi,otu a ka ọ dị bụ onye na-enye onye nzuzu maọbụ onye o bụla na-agafe nʼụzọ ọrụ ka o rụọra ya. 11 Dịka nkịta laghachiri ọzọ nʼihe ọ gbọrọ,otu a ka ndị nzuzu dị mgbe ha na-emekwa omume enweghị uche ha. 12 Ị hụrụ onye mara ihe nʼanya nke onwe ya?Olileanya dị nye onye nzuzu karịa ndị dị otu a. 13 Onye umengwụ na-asị, “Ọdụm nọ nʼokporoụzọ,ọdụm ji oke iwe na-awagharị nọ nʼama niile!” 14 Dịka ibo ọnụ ụzọ si emegharị nʼihe nkonye ya,otu a ka onye umengwụ si na-atụgharị onwe ya nʼelu ihe ndina ya. 15 Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nrima oke umengwụ a naghị ekwe ka o weghachi ya tinye nʼọnụ ya. 16 Nʼuche ya, onye umengwụ na-eche na ọ maara ihekarịa ndị ikom asaa na-eji ezi uche azaghachi okwu. 17 Onye na-etinye onwe ya nʼesemokwu na-agbasaghị yadị ka mmadụ na-apụ nʼokporoụzọ dọkpụrụ nkịta ọbụla ọ hụrụ na ntị. 18 Dịka onye ara na-agba àkụna-ere ọkụ nke na-eweta ọnwụ, 19 ka nwoke ahụ bụ nke na-aghọgbu onye agbataobi yama sị, “ọ bụ naanị egwuregwu ka m na-egwu.” 20 Ọkụ na-anyụ mgbe nkụ gwụrụ,otu a kwa esemokwu na-akwụsị mgbe a kwụsịrị ikwu ndị ọzọ okwu nʼazụ. 21 Dịka icheku si eme ka nkụ nwuru ọkụ,otu a ka onye na-ese okwu si eme ka ọgụ nwuru ọkụ. 22 Okwu niile nke onye na-agba asịrị na-ekwu dịka iberibe nri nʼatọ ezi ụtọ,ha na-agbadakwa nʼime ime ala afọ. 23 Dịka ite aja ụrọ nke e ji ọlaọcha na-abaghị uru techie,ka egbugbere ọnụ dị nro nke obi jupụtara nʼihe ọjọọ bụ. 24 Ndị iro na-eji egbugbere ọnụ ha gbanwee onwe ha,ma nʼime obi ha ọ bụ naanị aghụghọ dị ya. 25 Okwu ọnụ ya nwere ike tọọ ụtọ na ntị ma ekwenyerela ha,nʼihi na ihe arụ asaa jupụtara nʼime obi ha. 26 Ọ bụ ezie na ọ ga na-eme ka ọ hụrụ gị nʼanya,ma iro ya ga-apụta ihe, mmadụ niile ga-ahụkwa ya. 27 Onye na-egwuru ibe ya olulu ga-adaba nʼime ya.Ọzọ, onye na-enuda nkume, ya ka nkume ahụ ga-adagbu. 28 Onye ị kpọrọ asị bụ onye ị ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha.Okwu ọma na-esighị nʼobi mmadụ pụta na-eweta ịla nʼiyi.
In Other Versions
Proverbs 26 in the ANGEFD
Proverbs 26 in the ANTPNG2D
Proverbs 26 in the AS21
Proverbs 26 in the BAGH
Proverbs 26 in the BBPNG
Proverbs 26 in the BBT1E
Proverbs 26 in the BDS
Proverbs 26 in the BEV
Proverbs 26 in the BHAD
Proverbs 26 in the BIB
Proverbs 26 in the BLPT
Proverbs 26 in the BNT
Proverbs 26 in the BNTABOOT
Proverbs 26 in the BNTLV
Proverbs 26 in the BOATCB
Proverbs 26 in the BOATCB2
Proverbs 26 in the BOBCV
Proverbs 26 in the BOCNT
Proverbs 26 in the BOECS
Proverbs 26 in the BOGWICC
Proverbs 26 in the BOHCB
Proverbs 26 in the BOHCV
Proverbs 26 in the BOHLNT
Proverbs 26 in the BOHNTLTAL
Proverbs 26 in the BOILNTAP
Proverbs 26 in the BOITCV
Proverbs 26 in the BOKCV
Proverbs 26 in the BOKCV2
Proverbs 26 in the BOKHWOG
Proverbs 26 in the BOKSSV
Proverbs 26 in the BOLCB
Proverbs 26 in the BOLCB2
Proverbs 26 in the BOMCV
Proverbs 26 in the BONAV
Proverbs 26 in the BONCB
Proverbs 26 in the BONLT
Proverbs 26 in the BONUT2
Proverbs 26 in the BOPLNT
Proverbs 26 in the BOSCB
Proverbs 26 in the BOSNC
Proverbs 26 in the BOTLNT
Proverbs 26 in the BOVCB
Proverbs 26 in the BOYCB
Proverbs 26 in the BPBB
Proverbs 26 in the BPH
Proverbs 26 in the BSB
Proverbs 26 in the CCB
Proverbs 26 in the CUV
Proverbs 26 in the CUVS
Proverbs 26 in the DBT
Proverbs 26 in the DGDNT
Proverbs 26 in the DHNT
Proverbs 26 in the DNT
Proverbs 26 in the ELBE
Proverbs 26 in the EMTV
Proverbs 26 in the ESV
Proverbs 26 in the FBV
Proverbs 26 in the FEB
Proverbs 26 in the GGMNT
Proverbs 26 in the GNT
Proverbs 26 in the HARY
Proverbs 26 in the HNT
Proverbs 26 in the IRVA
Proverbs 26 in the IRVB
Proverbs 26 in the IRVG
Proverbs 26 in the IRVH
Proverbs 26 in the IRVK
Proverbs 26 in the IRVM
Proverbs 26 in the IRVM2
Proverbs 26 in the IRVO
Proverbs 26 in the IRVP
Proverbs 26 in the IRVT
Proverbs 26 in the IRVT2
Proverbs 26 in the IRVU
Proverbs 26 in the ISVN
Proverbs 26 in the JSNT
Proverbs 26 in the KAPI
Proverbs 26 in the KBT1ETNIK
Proverbs 26 in the KBV
Proverbs 26 in the KJV
Proverbs 26 in the KNFD
Proverbs 26 in the LBA
Proverbs 26 in the LBLA
Proverbs 26 in the LNT
Proverbs 26 in the LSV
Proverbs 26 in the MAAL
Proverbs 26 in the MBV
Proverbs 26 in the MBV2
Proverbs 26 in the MHNT
Proverbs 26 in the MKNFD
Proverbs 26 in the MNG
Proverbs 26 in the MNT
Proverbs 26 in the MNT2
Proverbs 26 in the MRS1T
Proverbs 26 in the NAA
Proverbs 26 in the NASB
Proverbs 26 in the NBLA
Proverbs 26 in the NBS
Proverbs 26 in the NBVTP
Proverbs 26 in the NET2
Proverbs 26 in the NIV11
Proverbs 26 in the NNT
Proverbs 26 in the NNT2
Proverbs 26 in the NNT3
Proverbs 26 in the PDDPT
Proverbs 26 in the PFNT
Proverbs 26 in the RMNT
Proverbs 26 in the SBIAS
Proverbs 26 in the SBIBS
Proverbs 26 in the SBIBS2
Proverbs 26 in the SBICS
Proverbs 26 in the SBIDS
Proverbs 26 in the SBIGS
Proverbs 26 in the SBIHS
Proverbs 26 in the SBIIS
Proverbs 26 in the SBIIS2
Proverbs 26 in the SBIIS3
Proverbs 26 in the SBIKS
Proverbs 26 in the SBIKS2
Proverbs 26 in the SBIMS
Proverbs 26 in the SBIOS
Proverbs 26 in the SBIPS
Proverbs 26 in the SBISS
Proverbs 26 in the SBITS
Proverbs 26 in the SBITS2
Proverbs 26 in the SBITS3
Proverbs 26 in the SBITS4
Proverbs 26 in the SBIUS
Proverbs 26 in the SBIVS
Proverbs 26 in the SBT
Proverbs 26 in the SBT1E
Proverbs 26 in the SCHL
Proverbs 26 in the SNT
Proverbs 26 in the SUSU
Proverbs 26 in the SUSU2
Proverbs 26 in the SYNO
Proverbs 26 in the TBIAOTANT
Proverbs 26 in the TBT1E
Proverbs 26 in the TBT1E2
Proverbs 26 in the TFTIP
Proverbs 26 in the TFTU
Proverbs 26 in the TGNTATF3T
Proverbs 26 in the THAI
Proverbs 26 in the TNFD
Proverbs 26 in the TNT
Proverbs 26 in the TNTIK
Proverbs 26 in the TNTIL
Proverbs 26 in the TNTIN
Proverbs 26 in the TNTIP
Proverbs 26 in the TNTIZ
Proverbs 26 in the TOMA
Proverbs 26 in the TTENT
Proverbs 26 in the UBG
Proverbs 26 in the UGV
Proverbs 26 in the UGV2
Proverbs 26 in the UGV3
Proverbs 26 in the VBL
Proverbs 26 in the VDCC
Proverbs 26 in the YALU
Proverbs 26 in the YAPE
Proverbs 26 in the YBVTP
Proverbs 26 in the ZBP