Proverbs 27 (BOICB)

1 Anyala isi banyere echi,nʼihi na ị maghị ihe echi ga-abụ. 2 Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.Ka onye ọzọ too gị, ka egbugbere ọnụ gị abụọ ghara ito gị. 3 Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ,ma mkpasu iwe nke onye nzuzu dị arọ karịa ha abụọ. 4 Iwe na-emebi ihe,ma ekworo jọrọ njọ karịa iwe. 5 Mba abara nʼihe ka mmakarịa ịhụnanya ezoro ezo. 6 Ihe kwesiri ntụkwasị obi ka mmerụ ahụ nke sitere nʼaka enyi bụ,ma onye iro na-eme ka isutu ọnụ mụbaa. 7 Mmanụ aṅụ adịghị atọ onye rijuru afọ ụtọ;ma mgbe agụụ ji ya, ọ ga-eri ọ bụladị ihe dị ilu. 8 Nwoke na-akpafu site nʼụlọ yadị ka nnụnụ na-amakwaghị akwụ ya. 9 Mmanụ isi ụtọ na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na-eme ka obi ṅụrịa,otu a ka ụtọ enyi dị,site na ndụmọdụ nke mkpụrụobi ha. 10 Ahapụla enyi gị maọbụ ndị enyi nna gị.Mgbe ị nọ na mkpa arịọla nwanne gị ka o nyere gị aka.Onye agbataobi nọ gị nso nwere ike inyere gị aka karịa nwanne gị nọ ebe dị anya. 11 Nwa m, obi ga-atọ m ụtọ nke ukwuu ma a sị na ị ga-amụta ihe!Mgbe ahụ, aga m enwe ihe m ga-asa ndị na-akọcha m. 12 Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya.Ma onye na-enweghị uche anaghị ele anya, ọ na-adaba nʼime nsogbu ahụ taa ahụhụ so ya. 13 Chịrị uwe onye ahụ nke naara onye mba ọzọ na mbe.E, chiri ya ma ọ bụrụ nwanyị na-abụghị nwunye ya ka o nara na mbe. 14 Ọ bụrụ na onye ọbụla e jiri oke olu gọzie onye agbataobi ya nʼisi ụtụtụa ga-agụ nke a dịka ịbụ ọnụ. 15 Mmiri na-ata nʼime ụlọ mgbe mmiri na-ezona nwanyị na-eso okwu bụ otu. 16 Onye nwere ike ịkwụsị ya nwere ike iji aka jide ifufe,maọbụ were aka jide mmanụ. 17 Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka ọ dị nkọ,otu a ka mmadụ si enyere ibe ya aka ịdị nkọ. 18 Onye na-eche osisi fiig nche ga-eri mkpụrụ ya,onye na-echebekwa nna ya ukwu ka a ga-asọpụrụ. 19 Dịka e si ahụ ihu mmadụ nʼime mmiriotu a ka obi mmadụ si egosi ihe onye ahụ bụ. 20 Dịka afọ adịghị eju ọnwụ na mbibi,otu a ihe na-agụ anya mmadụ adịghị agwụ agwụ. 21 Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedoma a na-anwale ndị mmadụ site nʼotuto a na-enye ha. 22 Nʼagbanyeghị na ị ga-egwepịa onye nzuzu nʼime ikwe,were aka odo gwee ha dịka mkpụrụ ọka,ị pụghị isite nʼahụ ha wepụ enweghị uche ha. 23 Lezie ọrụ gị anya nke ọma,marakwa ọnọdụ igwe ewu na atụrụ gị na anụ ụlọ ndị ọzọ, 24 nʼihi na akụnụba adịghị adịgide.Ọ bụladị okpueze nke onye eze na-emesịa gabiga. 25 Mgbe e gbupụchara ahịhịa ochie, nke ọhụrụ na-epupụta,mgbe ahụ ka a na-achịkọbata ahịhịa sị nʼugwu. 26 Ụmụ atụrụ ga-enye gị uwe ị ga-eyi,ụmụ ewu ga-enyekwa gị ego ọnụahịa ala ubi gị. 27 Ị ga-enwe mmiri ara ewu nke ga-ezuru gị na ndị ezinaụlọ gị nri,na nke ga-edozi ahụ ndị odibo nwanyị gị.

In Other Versions

Proverbs 27 in the ANGEFD

Proverbs 27 in the ANTPNG2D

Proverbs 27 in the AS21

Proverbs 27 in the BAGH

Proverbs 27 in the BBPNG

Proverbs 27 in the BBT1E

Proverbs 27 in the BDS

Proverbs 27 in the BEV

Proverbs 27 in the BHAD

Proverbs 27 in the BIB

Proverbs 27 in the BLPT

Proverbs 27 in the BNT

Proverbs 27 in the BNTABOOT

Proverbs 27 in the BNTLV

Proverbs 27 in the BOATCB

Proverbs 27 in the BOATCB2

Proverbs 27 in the BOBCV

Proverbs 27 in the BOCNT

Proverbs 27 in the BOECS

Proverbs 27 in the BOGWICC

Proverbs 27 in the BOHCB

Proverbs 27 in the BOHCV

Proverbs 27 in the BOHLNT

Proverbs 27 in the BOHNTLTAL

Proverbs 27 in the BOILNTAP

Proverbs 27 in the BOITCV

Proverbs 27 in the BOKCV

Proverbs 27 in the BOKCV2

Proverbs 27 in the BOKHWOG

Proverbs 27 in the BOKSSV

Proverbs 27 in the BOLCB

Proverbs 27 in the BOLCB2

Proverbs 27 in the BOMCV

Proverbs 27 in the BONAV

Proverbs 27 in the BONCB

Proverbs 27 in the BONLT

Proverbs 27 in the BONUT2

Proverbs 27 in the BOPLNT

Proverbs 27 in the BOSCB

Proverbs 27 in the BOSNC

Proverbs 27 in the BOTLNT

Proverbs 27 in the BOVCB

Proverbs 27 in the BOYCB

Proverbs 27 in the BPBB

Proverbs 27 in the BPH

Proverbs 27 in the BSB

Proverbs 27 in the CCB

Proverbs 27 in the CUV

Proverbs 27 in the CUVS

Proverbs 27 in the DBT

Proverbs 27 in the DGDNT

Proverbs 27 in the DHNT

Proverbs 27 in the DNT

Proverbs 27 in the ELBE

Proverbs 27 in the EMTV

Proverbs 27 in the ESV

Proverbs 27 in the FBV

Proverbs 27 in the FEB

Proverbs 27 in the GGMNT

Proverbs 27 in the GNT

Proverbs 27 in the HARY

Proverbs 27 in the HNT

Proverbs 27 in the IRVA

Proverbs 27 in the IRVB

Proverbs 27 in the IRVG

Proverbs 27 in the IRVH

Proverbs 27 in the IRVK

Proverbs 27 in the IRVM

Proverbs 27 in the IRVM2

Proverbs 27 in the IRVO

Proverbs 27 in the IRVP

Proverbs 27 in the IRVT

Proverbs 27 in the IRVT2

Proverbs 27 in the IRVU

Proverbs 27 in the ISVN

Proverbs 27 in the JSNT

Proverbs 27 in the KAPI

Proverbs 27 in the KBT1ETNIK

Proverbs 27 in the KBV

Proverbs 27 in the KJV

Proverbs 27 in the KNFD

Proverbs 27 in the LBA

Proverbs 27 in the LBLA

Proverbs 27 in the LNT

Proverbs 27 in the LSV

Proverbs 27 in the MAAL

Proverbs 27 in the MBV

Proverbs 27 in the MBV2

Proverbs 27 in the MHNT

Proverbs 27 in the MKNFD

Proverbs 27 in the MNG

Proverbs 27 in the MNT

Proverbs 27 in the MNT2

Proverbs 27 in the MRS1T

Proverbs 27 in the NAA

Proverbs 27 in the NASB

Proverbs 27 in the NBLA

Proverbs 27 in the NBS

Proverbs 27 in the NBVTP

Proverbs 27 in the NET2

Proverbs 27 in the NIV11

Proverbs 27 in the NNT

Proverbs 27 in the NNT2

Proverbs 27 in the NNT3

Proverbs 27 in the PDDPT

Proverbs 27 in the PFNT

Proverbs 27 in the RMNT

Proverbs 27 in the SBIAS

Proverbs 27 in the SBIBS

Proverbs 27 in the SBIBS2

Proverbs 27 in the SBICS

Proverbs 27 in the SBIDS

Proverbs 27 in the SBIGS

Proverbs 27 in the SBIHS

Proverbs 27 in the SBIIS

Proverbs 27 in the SBIIS2

Proverbs 27 in the SBIIS3

Proverbs 27 in the SBIKS

Proverbs 27 in the SBIKS2

Proverbs 27 in the SBIMS

Proverbs 27 in the SBIOS

Proverbs 27 in the SBIPS

Proverbs 27 in the SBISS

Proverbs 27 in the SBITS

Proverbs 27 in the SBITS2

Proverbs 27 in the SBITS3

Proverbs 27 in the SBITS4

Proverbs 27 in the SBIUS

Proverbs 27 in the SBIVS

Proverbs 27 in the SBT

Proverbs 27 in the SBT1E

Proverbs 27 in the SCHL

Proverbs 27 in the SNT

Proverbs 27 in the SUSU

Proverbs 27 in the SUSU2

Proverbs 27 in the SYNO

Proverbs 27 in the TBIAOTANT

Proverbs 27 in the TBT1E

Proverbs 27 in the TBT1E2

Proverbs 27 in the TFTIP

Proverbs 27 in the TFTU

Proverbs 27 in the TGNTATF3T

Proverbs 27 in the THAI

Proverbs 27 in the TNFD

Proverbs 27 in the TNT

Proverbs 27 in the TNTIK

Proverbs 27 in the TNTIL

Proverbs 27 in the TNTIN

Proverbs 27 in the TNTIP

Proverbs 27 in the TNTIZ

Proverbs 27 in the TOMA

Proverbs 27 in the TTENT

Proverbs 27 in the UBG

Proverbs 27 in the UGV

Proverbs 27 in the UGV2

Proverbs 27 in the UGV3

Proverbs 27 in the VBL

Proverbs 27 in the VDCC

Proverbs 27 in the YALU

Proverbs 27 in the YAPE

Proverbs 27 in the YBVTP

Proverbs 27 in the ZBP